Welcome, Guest: Register On Nairaland / LOGIN! / Trending / Recent / New
Stats: 3,196,386 members, 7,961,219 topics. Date: Saturday, 28 September 2024 at 06:37 PM

Igbo Kwenu ! Kwenu Kwezo Nu ! Join Us If You Proud To Be An Igbo Guy/lady - Culture (472) - Nairaland

Nairaland Forum / Nairaland / General / Culture / Igbo Kwenu ! Kwenu Kwezo Nu ! Join Us If You Proud To Be An Igbo Guy/lady (486439 Views)

Why Are You Proud To Be Nigerian? / Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady / Igbo Kwenu! kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/Lady (2) (3) (4)

(1) (2) (3) ... (469) (470) (471) (472) (473) (474) (475) ... (579) (Reply) (Go Down)

Re: Igbo Kwenu ! Kwenu Kwezo Nu ! Join Us If You Proud To Be An Igbo Guy/lady by Nobody: 3:31pm On May 16, 2008
Igbo Good Day. angry

Onwere onye huru Nwando?

aburu na ina cho nwando,jwo sheniqua ajuju nwando,oga ka kowara gi ebe nwando no
Re: Igbo Kwenu ! Kwenu Kwezo Nu ! Join Us If You Proud To Be An Igbo Guy/lady by toshmann(m): 6:09pm On May 16, 2008
romeo:

biko gwanu Ikomi ebe nwunye nwoke mmadu noo cheesy cheesy, onye na achu nwunye mmadu mara amara na anyi ga achu nwunye ya grin

agreed cheesy
bikonu nyenu notice oge obula ikomi luru nwanyi, ka boys make-ia movement cheesy cheesy
Re: Igbo Kwenu ! Kwenu Kwezo Nu ! Join Us If You Proud To Be An Igbo Guy/lady by ifyalways(f): 8:50pm On May 16, 2008
Ikomi:

Igbo Good Day. angry

Onwere onye huru Nwando? smiley
wepukwa aka enwe na ofe,Ikomi angry angry angry angry angry angry angry
o gini na eme gi sef?onye anwuru angry
toshmann:

agreed cheesy
bikonu nyenu notice oge obula ikomi luru nwanyi, ka boys make-ia movement cheesy cheesy
still on d marrra.e chekwam na isi na i chehariala abi luo nwanyi? shocked
Lol ,Mbe ha ndi coat !

biko o nwere onye huru Fake oooh cry cry cry cry sad sad sad sad sad kemgbe abali ato ugbua cry cry cry
Fake ooooooooooh cry cry cry cry cry cry cry cry cry Romy,Ikomi,Pres biko ikpere m di na ala,onye huru ya gwa ya biko,ya lotazie.Fake ooooooh,loving cant done. cry cry cry sad cry cry cry

cry cry cry cry sad sad sad sad sad sad cry cry cry sad
Re: Igbo Kwenu ! Kwenu Kwezo Nu ! Join Us If You Proud To Be An Igbo Guy/lady by presido1: 10:10pm On May 16, 2008
ifyalways:

biko o nwere onye huru Fake oooh cry cry cry cry sad sad sad sad sad kemgbe abali ato ugbua cry cry cry
Fake ooooooooooh cry cry cry cry cry cry cry cry cry Romy,Ikomi,Pres biko ikpere m di na ala,onye huru ya gwa ya biko,ya lotazie.Fake ooooooh,loving can't done.
Chei ndi uwe ojii ejide go fake, inshort aka toshmann di na ya. Ebe ona anaghi anu nti, people gwakwa ra ya ka oga kwoo mbombo baby ugwo two rounds ogara ya na ajaghari. Ga na scotland yard HQ na padington owu ebe ha kpochiri ya na ulo itiri. tongue tongue tongue

Ify pele lenu ma ikomi oga anabata gi? as for me aka jim right now. cool cool cool

@Jenny ole gi now, ebe a ka ugbo butere gi today.
Re: Igbo Kwenu ! Kwenu Kwezo Nu ! Join Us If You Proud To Be An Igbo Guy/lady by ifyalways(f): 10:16pm On May 16, 2008
Pres you just dont know mgbe ihe di mmadu nkpa abi? angry angry angry angry
a hubeghi Fake ke mgbe abali ato and all you can say bu m lee ma Ikomi a ga anabatam angry isi zakwa gi there angry angry angry

Tosh,Romy bikooooooooo unu gbataram oso enyemaka.o nwere ihe ojoo m mere,Romy buko,gwa ya na adim sorry cry cry cry ogoli luo di abuo,o mara nke ka nma.Fakeeeeeeeeeeeeeeeeeeeeeeeeeeeee now cry cry cry cry.Romy am counting on you,seriuosly wink
Pres gbara ogwu gi nuo biko.agadi ekwe nka.onye kporo gi ga aririo sef no go get even half biafran pounds grin le otu i mere?Pres,fake or no Fake, a chorom i ga gba egwu ugbua?i na abia? cheesy
ka chi foo. tongue
Re: Igbo Kwenu ! Kwenu Kwezo Nu ! Join Us If You Proud To Be An Igbo Guy/lady by Uche2nna(m): 10:22pm On May 16, 2008
Igbo, ndi oma, ndi oma!!! Kedu ka unu mmere!!!!

E zuo ka aha eri Udele, atotuo ngiga!!! Kedu pres, darfur, romeo, tosh , faketan na felimbobo cheesy

Ify, ekele m!!!
Re: Igbo Kwenu ! Kwenu Kwezo Nu ! Join Us If You Proud To Be An Igbo Guy/lady by presido1: 10:24pm On May 16, 2008
ifyalways:

?Pres,fake or no Fake, a chorom i ga gba egwu ugbua?i na abia? cheesy
ka chi foo. tongue
Aka ji m right now, inshort anyi na acho ibido egwu nke anyi now.
Ok before i come(not that coming oooo) iga eji izal kwoo aka gi ahu.

Press no nga
Fake no na nke ndi uwe ojii. ha gidere ya 3 days ago maka felimbobo
Darfu aga go oru abali ebe ona enyo ndi na a'satisfy onu ahu.
Tosh no somewhere na enwete onwe ya
Rommy achoro go juliet pu wa.

Ole gi now.
Re: Igbo Kwenu ! Kwenu Kwezo Nu ! Join Us If You Proud To Be An Igbo Guy/lady by ifyalways(f): 4:29pm On May 17, 2008
grin cheesy grin
Pres a hulam Fake ooooooo,ntooooo,ihere megbuo gi grin Fake is back and doing fine too
Lol,ozi m ziri anwuru oku eruola eluigwe nti,a maghim onye mere ya,but whoever it is that helped me get Fake out of the shell,dalu a million. kiss kiss kiss
weekendia ga adikwa egwu.kpom na elu,kpom na azu,front na back. cool
Uche2nna ndeewo.
Ikomi,Toshiee,Romy,Darfur,Echelon,Youngies,Kashiff,Mortiple,Oziomatv,ChineyeM,Ynot diririrrrrrrrrrrrrrrri gabazie,otu love kiss
Trev,sheniqua,GC,nnenneigbo niile,jennykadry,skylife,diriiiii gabazie,udo diri unu. kiss kiss.

ndi moduranshi niile,nsi kpakwa unu 12 times na weekendia angry
Seun isi udele agbo ncha,raa nsi oku. angry angry angry angry
Re: Igbo Kwenu ! Kwenu Kwezo Nu ! Join Us If You Proud To Be An Igbo Guy/lady by Nobody: 4:43pm On May 17, 2008
@Jenny ole gi now, ebe a ka ugbo butere gi today.

ogini?kedi ife iji jenny e'me?ngwa ano mu ebea,o'wen ife i cho e'kora mu presido?apu kwamu aka,ama mu na ino cho okwu,kama ike gi adiro mu ooo,vuru nsogbhu gi,gaku onye we're oge gi,maka jenny ewero ur time now cool
Re: Igbo Kwenu ! Kwenu Kwezo Nu ! Join Us If You Proud To Be An Igbo Guy/lady by ghettochyk(f): 1:07am On May 18, 2008
kee ebe mmadu niile gara? long time no see. ify nwa, gini mega?
Re: Igbo Kwenu ! Kwenu Kwezo Nu ! Join Us If You Proud To Be An Igbo Guy/lady by Ikomi(m): 8:23am On May 18, 2008
romeo:

biko gwanu Ikomi ebe nwunye nwoke mmadu noo cheesy cheesy, onye na achu nwunye mmadu mara amara na anyi ga achu nwunye ya grin

toshmann:

agreed cheesy
bikonu nyenu notice oge obula ikomi luru nwanyi, ka boys make-ia movement cheesy cheesy

Chinnnnnneeeeeeekkkkkkkeeeee mmmmmmmeeeeeeeeeee!

These bois na plani ichu nwunye mu, bikonu onye achula nwunye mu, bikonu onye achula nwunye mu odikwagi nma.
The reason iji na achu nwando wu because ichu Nwando di uto, its like ebe okeokpa na achu okuko.
But if u guys are determined ichu nwunye mu then I know what to do.

Ifyalways jikere na alulu mu na gi eruola,  angry. You have no opinion in it, you must marry me, so that ka bois chu wa gi,  grin, ad be happy with that.
Romeo and Tosh, akwa unu gaa alike ichu Ify? Shikena problem solved.  grin
Re: Igbo Kwenu ! Kwenu Kwezo Nu ! Join Us If You Proud To Be An Igbo Guy/lady by Ikomi(m): 8:29am On May 18, 2008
ghettochyk:

kee ebe mmadu niile gara? long time no see. ify nwa, gini mega?

[size=15pt]Late-r[/size] undecided
Re: Igbo Kwenu ! Kwenu Kwezo Nu ! Join Us If You Proud To Be An Igbo Guy/lady by ifyalways(f): 6:20pm On May 18, 2008
ghettochyk:

kee ebe mmadu niile gara? long time no see. ify nwa, gini mega?
sweetie, anyi gara uka 10 grin .really long tyme no anya.ihe niile na eme,ala na ama jijiji,mugu no get am 4 mouth.ndeewo.kedu maka umuaka? cheesy
Ikomi:

[size=15pt]Late-r[/size] undecided
O gwara gi?i huru aha gi dia?iche na o bu Nwando na ekwu?i huru ya phocking aha dia? angry angry angry
Ikomi:



Ifyalways jikere na alulu mu na gi eruola, angry. You have no opinion in it, you must marry me, so that ka bois chu wa gi, grin, ad be happy with that.
Romeo and Tosh, akwa unu gaa alike ichu Ify? Shikena problem solved. grin
now this is called mkpari raised to power 10. angry ole ihe jikoro udele na barber?Ikomi akwukwo nso si na anyi "nwurutu ntakiri for the sake of afo anyi" now,you are abusing it,Ikonne,a lirrrrle wine for the stomachs sake isnt suppossed to get you drunk angry minimize your mmai intake pls.modify that your post b4 Fake ahu ha. angry angry angry
Pres aha ahu i dere na threadi aha ndi igbo owu nini buko?ole udika aha bu ihe ahu?ihe gi niile na apu iche including your . . . . lipsrsealed na waoo !
umu igbo nile,unu a gakwara uka 10 today? cheesy anyway,happy sunday onye o bula.ka izu uka ohuru a diri anyi niile nma.may d anyanwu,rains na onwa usher in good tidings to us all. kiss
otu with kpom na elu na ala buko rove cool
Re: Igbo Kwenu ! Kwenu Kwezo Nu ! Join Us If You Proud To Be An Igbo Guy/lady by Ikomi(m): 6:29pm On May 18, 2008

otu rove cool

Romeo achi gwuo na onwe ya.

Hahahahahahahahaha.

Unu ahuna ihe ndi ya na obi, na ubochi sunday. undecided
Re: Igbo Kwenu ! Kwenu Kwezo Nu ! Join Us If You Proud To Be An Igbo Guy/lady by ifyalways(f): 6:37pm On May 18, 2008
Ikomi:

Romeo achi gwuo na onwe ya.

Hahahahahahahahaha.

Unu ahuna ihe ndi ya na obi, na ubochi sunday. undecided
heheheheee angry am yet to forgive you for rubbing my name on your akpa amu rubbish write ups angry 4getkwa na esom gi achi ochi.but Why i ji akpo Romy aha now? cheesy i na akowa na Romy bu onye "otu" ? lol,udaume ndi otu "a" ka o bu ndi otu "e"?

Ikomi ole ihe i meaniri sef?ihe di onye na obi sef?took kiaful angry
@Chisimdi,you are not forgotten babe kiss Chukwu gozie gi too.
Re: Igbo Kwenu ! Kwenu Kwezo Nu ! Join Us If You Proud To Be An Igbo Guy/lady by Ikomi(m): 6:46pm On May 18, 2008
ifyalways:

akpa amu
Ikomi ole ihe i meaniri sef?ihe di onye na obi sef?took kiaful angry

ifyalways:

otu rove cool

Because Romy aghagi alike ihe ndia nna ede.

Ino na ulo now?  angry ujo abiana Pres
Re: Igbo Kwenu ! Kwenu Kwezo Nu ! Join Us If You Proud To Be An Igbo Guy/lady by romeo(m): 7:05pm On May 18, 2008
Ikomi:

Romeo achi gwuo na onwe ya.

Hahahahahahahahaha.

Unu ahuna ihe ndi ya na obi, na ubochi sunday. undecided

Maka gini ka m ga eji were chigbuo onwe m? Otu rove bu ofu rove cheesy cheesy

ifyalways:

heheheheee angry am yet to forgive you for rubbing my name on your akpa amu rubbish write ups angry 4getkwa na esom gi achi ochi.but Why i ji akpo Romy aha now? cheesy i na akowa na Romy bu onye "otu" ? lol,udaume ndi otu "a" ka o bu ndi otu "e"?



Ndi otu "a" grin grin


Ikomi:

Because Romy aghagi alike ihe ndia nna ede.

Ino na ulo now? angry ujo abiana Pres

adighim aghota awusa cheesy cheesy!!

ujo a na ejide pres ebe onye obula nwere idea na ike nwanyi adighi gi
Re: Igbo Kwenu ! Kwenu Kwezo Nu ! Join Us If You Proud To Be An Igbo Guy/lady by Ikomi(m): 7:31pm On May 18, 2008
romeo:

ujo a na ejide pres ebe onye obula nwere idea na ike nwanyi adighi gi

Mu na Ify na apuapu, n'bata n'saagi okwu ahu.  angry

Ify ijikerena? Ad be there in 30mins.
Re: Igbo Kwenu ! Kwenu Kwezo Nu ! Join Us If You Proud To Be An Igbo Guy/lady by presido1: 11:10pm On May 18, 2008
Ikomi:

Mu na Ify na apuapu, n'bata n'saagi okwu ahu. angry
Ify ijikerena? Ad be there in 30mins.
Which of the ify's are you talking about, hope owughi ify nke mma otherwise lipsrsealed lipsrsealed lipsrsealed

Ify aha ndia bu ezigbo aha igbo go figure ok. ichoro more gi agwa m ma consult ma great great grand oka di ndu na abounci.

Romy hape ikomi, he is on cheap liquor.
Re: Igbo Kwenu ! Kwenu Kwezo Nu ! Join Us If You Proud To Be An Igbo Guy/lady by ifyalways(f): 11:54pm On May 19, 2008
igbo hiiii
ihe na agu nwanyi di ime na agu onye tuwara ya ime lipsrsealed
Ikomi it wasnt me buko angry angry angry
Pres,aha ndi ahu a dila outdated buko.infact,Pres what is your name? cheesy
Rommmmmmmmmmmy,ndi otu "a " indeed.

@all ofu love and a lovely week kiss
Re: Igbo Kwenu ! Kwenu Kwezo Nu ! Join Us If You Proud To Be An Igbo Guy/lady by ifyalways(f): 5:56pm On May 20, 2008
Unu anola?
ebelebe igba .
Re: Igbo Kwenu ! Kwenu Kwezo Nu ! Join Us If You Proud To Be An Igbo Guy/lady by darfur(m): 6:52pm On May 20, 2008
ify baby cheesy
ebelebe nke igba grin

o nwere ndi ji aha m gbaa asiri na threadia recently.
ma ndi si na ha alugo nwanyi, n'achokwa ka ha ga esi achu nwanyi ndi mmadu
ma ndi na spain
ma ndi no new jersey na old pollo
ma ndi si na m n'asa toilet na central london grin

ofo makwa onye ji ya
Re: Igbo Kwenu ! Kwenu Kwezo Nu ! Join Us If You Proud To Be An Igbo Guy/lady by presido1: 11:14pm On May 20, 2008
Darfur even onwere onyi si na i'na aru na Felimbobo Guest Inn grin grin grin
Re: Igbo Kwenu ! Kwenu Kwezo Nu ! Join Us If You Proud To Be An Igbo Guy/lady by Nobody: 11:49pm On May 20, 2008
ify ke kwanu.ahu odikwa? kiss kiss kiss kiss
Re: Igbo Kwenu ! Kwenu Kwezo Nu ! Join Us If You Proud To Be An Igbo Guy/lady by presido1: 3:02pm On May 21, 2008
jennykadry:

ify ke kwanu.ahu odikwa? kiss kiss kiss kiss
Come na everyday you ask ify ahu odikwa? imaghi na ihe na emetu ya na isi grin grin
abi u wan tok say u neffa hear the gist.

Odika ihe osoro la mewe gi na head undecided undecided undecided

Ikomi ke kwanu, ahu odikwa wink wink wink
Re: Igbo Kwenu ! Kwenu Kwezo Nu ! Join Us If You Proud To Be An Igbo Guy/lady by darfur(m): 4:56pm On May 21, 2008
presido1:

Darfur even onwere onyi si na i'na aru na Felimbobo Guest Inn grin grin grin

i ga aju onye ahu ebe felibo guest inn no, and ihe o na eme ebe ahu cool
Re: Igbo Kwenu ! Kwenu Kwezo Nu ! Join Us If You Proud To Be An Igbo Guy/lady by presido1: 5:30pm On May 21, 2008
darfur:

i ga aju onye ahu ebe felibo guest inn no, and ihe o na eme ebe ahu cool
Osi odi na akuku Trafager Square tongue tongue tongue
Re: Igbo Kwenu ! Kwenu Kwezo Nu ! Join Us If You Proud To Be An Igbo Guy/lady by darfur(m): 5:41pm On May 21, 2008
onye ahu efegbuola onwe ya. o nwere oge m n'aru oru oge ike di (part time job) na otu coffee joint di n'akuku trafalgar. nokwa nso naija high commision, mana onweghi mgbe m ji buru onye oru felibobo guest house. onweghikwa guest house di na trafalgar area grin ebe ahu bu highly official area
Re: Igbo Kwenu ! Kwenu Kwezo Nu ! Join Us If You Proud To Be An Igbo Guy/lady by Nobody: 6:28pm On May 21, 2008
@presido

ta gbafwo,anu ma ju ya ma ahu od ya na ndi be'ee,inoro ebea na suru mu asusu una ghota.kpachara anyi gi,o'gi ga njuru ese ify?onye m juru ajuju a sa be mia,giwan bu follower ko presido ki kporo afa gi,na sa mu ajuju mna juro gi,taaaa mechie onu gi'an ne sisi,anumanu grin
Re: Igbo Kwenu ! Kwenu Kwezo Nu ! Join Us If You Proud To Be An Igbo Guy/lady by presido1: 6:50pm On May 21, 2008
jennykadry:

@presido

ta gbafwo,anu ma ju ya ma ahu od ya na ndi be'ee,inoro ebea na suru mu asusu una ghota.kpachara anyi gi,o'gi ga njuru ese ify?onye m juru ajuju a sa be mia,giwan bu follower ko presido ki kporo afa gi,na sa mu ajuju mna juro gi,taaaa mechie onu gi'an ne sisi,anumanu grin
Please are Igbo or ur parents took asylum in Igbo land hence you speak and write like this. odikwa egwu.
Bia jenny if i catch you dia, ur husband won't recognise you na abalia.lol

FYI ify no na psychia, handkuff na ukwu na na aka. gerrit now.

darfur oga awu na caffee ahu bu Felimbobo Guest Inn , maybe during the day u people will be saving coffee and whatever but chi jie the signpost will change. When next u go to work just check well ok.
Ndi Darfur kwanu, okwa ahu di ma owuru jenny. tongue tongue tongue
Re: Igbo Kwenu ! Kwenu Kwezo Nu ! Join Us If You Proud To Be An Igbo Guy/lady by Nobody: 6:57pm On May 21, 2008
presido asi mu gi mechie onu gi rerere,anu mpam,iforo otu idika ele foro ohia,ocho okwu,icho buru onwen gi okwu,bia vuru nsogbhu gi ga ku ify,maka mu wa bu jenny enwero oge gi taaa,ewu tongue tongue
Re: Igbo Kwenu ! Kwenu Kwezo Nu ! Join Us If You Proud To Be An Igbo Guy/lady by presido1: 7:02pm On May 21, 2008
jennykadry:

presido asi mu gi mechie onu gi rerere,anu mpam,iforo otu idika ele foro ohia,ocho okwu,icho buru onwen gi okwu,bia vuru nsogbhu gi ga ku ify,maka mu wa bu jenny enwero oge gi taaa,ewu tongue tongue
Now u have written berra, amaghi mma gara Ikomi owu nwanne. Sometimes u write onitcha, sometime u write Agbor, sometime u write Ikwerre.
Where are you from to be specific.

Make i go bar go watch fusbal. Jenny acho kwala okwu oh, nga azutara gi kwuli-kwuli ma m na alota.
Tschüs und gute Nacht

(1) (2) (3) ... (469) (470) (471) (472) (473) (474) (475) ... (579) (Reply)

Nairaland Official Igbo, Hausa and Yoruba Dictionary / Lists Of Yoruba Names And Their English Meaning. / ..

(Go Up)

Sections: politics (1) business autos (1) jobs (1) career education (1) romance computers phones travel sports fashion health
religion celebs tv-movies music-radio literature webmasters programming techmarket

Links: (1) (2) (3) (4) (5) (6) (7) (8) (9) (10)

Nairaland - Copyright © 2005 - 2024 Oluwaseun Osewa. All rights reserved. See How To Advertise. 49
Disclaimer: Every Nairaland member is solely responsible for anything that he/she posts or uploads on Nairaland.