Welcome, Guest: Register On Nairaland / LOGIN! / Trending / Recent / NewStats: 3,196,312 members, 7,961,034 topics. Date: Saturday, 28 September 2024 at 02:26 PM |
Nairaland Forum / Nairaland / General / Culture / Igbo Kwenu! kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/Lady (125183 Views)
15 Reasons You Should Be Proud To Be A Nigerian(pics) / Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady / Igbo Kwenu ! Kwenu Kwezo Nu ! Join Us If You Proud To Be An Igbo Guy/lady (2) (3) (4)
(1) (2) (3) ... (16) (17) (18) (19) (20) (21) (22) ... (100) (Go Down)
Re: Igbo Kwenu! kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/Lady by ChinenyeN(m): 11:26pm On Feb 17, 2009 |
chi-baby:eeehhh!? A na-asi "ladies first". Nyetunu m nke gi. hehe. . . anyway nsogbu adighi. . Aga m evu uzo, nyekwa gi nke m, maka na m bu ezigbo nwoke. . nwoke oma chara ucha, nwoke na-adighi abuo, Omara nke maara otutu ihe. Ngwanu, Omaricha Nwa, Asampete Nwaanyi. Nwaanyi nke Makarikasiri. Leekwa e-mailu m. nwaafo_nwosu@yahoo.com @ toshmann Umu ntakiri ga-eto. Ndi dinkpa ga-aka nka. toshmann:Ezigbo Child Neglect. |
Re: Igbo Kwenu! kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/Lady by Ikomi(m): 11:28am On Feb 18, 2009 |
toshmann: And before u know it umuaka asi na oweghi ihe ama. Because things has been happening behind u. Dikpa careful though. Obukpa jail term. |
Re: Igbo Kwenu! kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/Lady by presido1: 1:36pm On Feb 18, 2009 |
Ji sie nu ike ooh. I no talk anything ooh. |
Re: Igbo Kwenu! kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/Lady by agaba123(m): 4:57pm On Feb 18, 2009 |
umu elu uwa leee |
Re: Igbo Kwenu! kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/Lady by Hauwa1: 9:20pm On Feb 18, 2009 |
E e e ikenga ga lu mo e e e e e e ikenga ga lu mo e e e kwabakwa kwabakwa pokripo pokripo eeeeee just singing Nne's song and then she goes e e e ikenga ga lu hauwa nwam o e e eee by whom pls? full lyric ple helep nwa mama Imeela 1 Like |
Re: Igbo Kwenu! kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/Lady by Ikomi(m): 10:42pm On Feb 18, 2009 |
Pres Osisi abai kwala army, as a nurse. The girl di kwa serious.
|
Re: Igbo Kwenu! kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/Lady by toshmann(m): 11:27pm On Feb 18, 2009 |
private BabyO reporting for duty ala akwupula otele |
Re: Igbo Kwenu! kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/Lady by asha80(m): 11:36pm On Feb 18, 2009 |
e lekwa nu azuka na nkeiru oji aba mba? |
Re: Igbo Kwenu! kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/Lady by agaba123(m): 11:42pm On Feb 18, 2009 |
Chei iruka ya agaghi eju aka Azuka no na etiti |
Re: Igbo Kwenu! kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/Lady by Ikomi(m): 1:07am On Feb 19, 2009 |
asha 80: agaba123: Una don see am now. Owu the same nkeiru na azuka eji na akpara Ikomi nganga. Gbam gbam igbakirigba. |
Re: Igbo Kwenu! kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/Lady by Hauwa1: 1:09am On Feb 19, 2009 |
dat pix eh ezigbo nwa oma |
Re: Igbo Kwenu! kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/Lady by presido1: 1:46pm On Feb 19, 2009 |
Lance Copral Osisi Nwando Ikomi chota picture ebe Osisi bu AK47 na achi ndi Taliban. D pictshure ga adi kwa bahube. Hauwa so ur mama is Igbo, if that is the case we will come return match on you. make e be 1-1. Be ready we are coming to take u back to Igboland. Make i go find keg for the pammy and other stuff. |
Re: Igbo Kwenu! kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/Lady by fesse(f): 2:17pm On Feb 19, 2009 |
after all, agaba, a dikwanu m afo ole? . . . . last yr ka m mere I9 [i][/i] @toshmann nwanne m nwoke, biko kwukwanu eziokwu maka ndu gi oooooooooo. hapu ihe a umuaka n'eme ugbua. |
Re: Igbo Kwenu! kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/Lady by busybodi: 2:18pm On Feb 19, 2009 |
Ikomi: |
Re: Igbo Kwenu! kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/Lady by fesse(f): 2:25pm On Feb 19, 2009 |
@ifyalways nwanne m mara mma, otee nke ukwu. it has been a long time. nwada oma biko kee eke si anya anwu? udo diri gi nwanyi oma. |
Re: Igbo Kwenu! kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/Lady by fesse(f): 2:29pm On Feb 19, 2009 |
@busy_bodi ofuro nke ise ka gini mee? kee ebe isi na aga yaba? o dikwa behube nwanne. |
Re: Igbo Kwenu! kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/Lady by Ikomi(m): 2:36pm On Feb 19, 2009 |
*Hauwa*: Yeah Hauwa, my middle name wu ikenga. Isi nam ga alu gi? Ngbanu, igaaa ewete appetizer. |
Re: Igbo Kwenu! kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/Lady by Hauwa1: 3:43pm On Feb 19, 2009 |
lol i love palmy sooooooooo much. i go drink tire the day i marry. real ogoro fresh one in a blue keg Ikenga, e ga lu m? hehehe umm odima. Ikomi, have you ever heard of Akwete? |
Re: Igbo Kwenu! kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/Lady by comfort3: 3:58pm On Feb 19, 2009 |
where in Abia people still eat human being? |
Re: Igbo Kwenu! kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/Lady by Hauwa1: 4:01pm On Feb 19, 2009 |
onye okwu! |
Re: Igbo Kwenu! kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/Lady by sarahTbag: 4:09pm On Feb 19, 2009 |
Igbo kwenu!!, Mmuo nu!!, Zuo nu!! Kwezuo nuooo!!!! Ohaneze ndigbo, umu okoro na umu agbogho, ndi ichie na ndi nze na ozo di iche iche, tinyere umu nne anyi no ebe di iche iche, OKE UNU EFU KWA NA UNU O !!! NKE ONYE CHIRI, YA ZAA O !!!! O bi dim uto ka unu si na ejikota onwe unu ,were na ahu onwe unu dika umunne, na agbanyehi anya na o bi a dighi ha mma bu ndi ugwu,ndi mba mmiri na ndi ofe mmanu. Biko ji sie nu ike, ike unu ada la mba, maka unu ma na ndigbo na asi na igwe bu ike. Chineke ga anonyere unu na ezi na uno unu, nye unu omumu na ozuzu, onye nwe anyi ga enye kwa unu ogologo ndu na ahu isi ike, meju puta kwara unu ebum na obi unu nile. NDEWO NU ! Aha a na etu m bu ' A gba ego nkiti, o na ala nsi 1 of Enugu' |
Re: Igbo Kwenu! kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/Lady by presido1: 4:17pm On Feb 19, 2009 |
Ikomi take ur time ooh kee kwanu oge aha gi jiri wuru Ikenga. Hauwa don't mind him, Ikomi and Ikenga is never the same. Infact Ikomi wu aha ndi Ikom na Cross River State *Hauwa*:Hauwa bia na enwere m fresh pammy, infacti orubeghi ala, di ngwo ka bu ya na mbele na elu. Its for you and you alone. Hope u understand sha. *Hauwa*:Itz Ocho Okwu(Trouble Looker) |
Re: Igbo Kwenu! kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/Lady by Hauwa1: 4:24pm On Feb 19, 2009 |
i was talking to that trouble maker comfort with coconut head. |
Re: Igbo Kwenu! kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/Lady by Hauwa1: 4:25pm On Feb 19, 2009 |
i understand nah take it to my parents. i won't come to your house for it. i don't want to regenerate my hymen |
Re: Igbo Kwenu! kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/Lady by agaba123(m): 4:26pm On Feb 19, 2009 |
Presido Hauwa di right. Onwere ike i bu Onye okwu na uka ma o bu Ocho okwu Presi ginwa wukwanu onye okwu na uka. |
Re: Igbo Kwenu! kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/Lady by Ikomi(m): 4:31pm On Feb 19, 2009 |
*comfort: Confi there is a simple way to find out. Start from one border of Abia state and walk - dont take any mode of transportation - just walk from one border to the other. Whereever you are eaten within that state, then you would have gotten a true answer to your question. And if you still can after you have been eaten, please come and give us a situation report. |
Re: Igbo Kwenu! kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/Lady by chibaby5(f): 4:44pm On Feb 19, 2009 |
Ikomi: hahahahahh. . . .cnt fit stop laffin sha. . . dat wasnt a fair answer ooo. . . cnt belive u cud advice a sister lyk so |
Re: Igbo Kwenu! kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/Lady by presido1: 4:49pm On Feb 19, 2009 |
*Hauwa*:Bia Hauwa akpa kwa la agwa ka umu aka now, we will take it to ur parents for sure but iga anuru tun small first. Kee kwanu nke bu regenerate hyman, odika i'nwere derry mind Hauwa. Anyi agaghi eme d thing naw till anyi agba akwukwo but anyi ga na akpatu onwe anyi aka some places. me sef wukwa V ask Ify agaba123:Bia Agaba eme kwa la m insult in the presence of Hauwa. chi-baby:nwanyi gunchester kedu? Dat ansa di good for that sista. Owu onye okwu. |
Re: Igbo Kwenu! kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/Lady by sarahTbag: 7:40pm On Feb 19, 2009 |
*comfort: lol, cannibals in abia state? i don't think so girl. Actually i've been to one of the towns to which that practice has been widely attributed to. And i kinda noticed the way some of them were looking at me and my fat friend. I was so scared that i nearly piss in my pant. The looks on thier faces were like '' this guys are gonna make a great barbecue '', but i think it was more of a psychological warfare on our part. So, i don't think they exist(existed) anywhere near abia state. mana i ga e muru anya ka azu !!! |
Re: Igbo Kwenu! kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/Lady by asha80(m): 7:53pm On Feb 19, 2009 |
@sarahTbag Enyi o di ka i wu onye otum n'anaghi eji anya ahu 'prison break'. |
Re: Igbo Kwenu! kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/Lady by IGWEUSA(m): 8:02pm On Feb 19, 2009 |
asha 80: |
Re: Igbo Kwenu! kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/Lady by toshmann(m): 8:58pm On Feb 19, 2009 |
toshmann agbaala life. olee asampete no around, ya biko puts fast fast, nwa mama no in da mood fesse, kee wu anya? igbaliaala. gi ahapu m all this while, nwa mama, n'efeghari up and down. n'acho ihe oga eme. when u shoulda been around to ''daa m aka n'obi'' . anyway, welcome back. oleekwanu chi baby? nne ahubeghikwa m e-mailu gi o umuigbo mma mma nu ooo |
(1) (2) (3) ... (16) (17) (18) (19) (20) (21) (22) ... (100)
Igbo Architecture | Ụlọ omé n'Ìgbò / Ethiopia-the Birth Of Nations-the Origin Of The Green, Yellow And Red Flag! / The Art And Architecture Of Yorubaland!
(Go Up)
Sections: politics (1) business autos (1) jobs (1) career education (1) romance computers phones travel sports fashion health religion celebs tv-movies music-radio literature webmasters programming techmarket Links: (1) (2) (3) (4) (5) (6) (7) (8) (9) (10) Nairaland - Copyright © 2005 - 2024 Oluwaseun Osewa. All rights reserved. See How To Advertise. 36 |