Welcome, Guest: Register On Nairaland / LOGIN! / Trending / Recent / NewStats: 3,196,280 members, 7,960,952 topics. Date: Saturday, 28 September 2024 at 12:46 PM |
Nairaland Forum / Nairaland / General / Culture / Igbos come show your proverbs skills (286598 Views)
Nigeria Pidgin Proverbs & Their Meanings / Igbos come show your proverbs skills - (Part 2) / Yorubás come show your proverbs skills (2) (3) (4)
(1) (2) (3) ... (61) (62) (63) (64) (65) (66) (67) ... (101) (Reply) (Go Down)
Re: Igbos come show your proverbs skills by ChinenyeN(m): 3:24am On Mar 17, 2009 |
E menyere Nwogwugwu, e menyere Nwanosike, e menyerekwa daa Nnediya no n'ulo. Treat everyone equally. |
Re: Igbos come show your proverbs skills by youngies(m): 10:29am On Mar 17, 2009 |
ChinenyeN ole ebe i gara kemgbe? Biko onye ma ma Ify amuola nwa? |
Re: Igbos come show your proverbs skills by ChinenyeN(m): 1:53pm On Mar 17, 2009 |
youngies:I no m ya. Ihe merenu bu na m-amaghi ilulu atu nke oma. Ya emee, anaghi m e-post-u otutu ihe ebe a. Ana m abia maka igu ihe e deela ede. 1 Like |
Re: Igbos come show your proverbs skills by Nobody: 5:17pm On Mar 17, 2009 |
Ana eji nwayö-nwayö ara ofe ndi öku. The best way to eat hot (or peppery) soup is little by little. |
Re: Igbos come show your proverbs skills by hackney(m): 9:01am On Mar 20, 2009 |
Oke anaghi eri ihe onye mu anya (A rat doesnt eat belongings of a person who is awake) meaning if you indicate your presence your share/property/land will not be tampered with. Anaghi agwa onye ishi na ahia alaa la (you dont need to tell a blind man that the market has closed because he has ears) Onye akwo na azu amaghi na ije di anya (A person given a journey lift on your back doesnt know that the journey is far) applicable to free-loaders not knowing how hard life is. Ikwo aka etiiri okuko aki (no need washing your hands before cracking kernels for chicken) Usually when the fruits of your labour goes to someone else Nwata kwo aka o soro ndi eze rie nri (if a child washed his hands he will dine with kings) Great elevations as a result of behaviour ,hardwork and other positives |
Re: Igbos come show your proverbs skills by AfroCynic: 11:50am On Mar 20, 2009 |
E menyere Nwogwugwu, e menyere Nwanosike, e menyerekwa daa Nnediya no n'ulo. Does this include the so called 'Osu' as well? |
Re: Igbos come show your proverbs skills by presido1: 12:04pm On Mar 20, 2009 |
AfroCynic:Why are u always using the word!! are u one? If u are one i cure Osu Syndrome and am very close to you so contact me asap. |
Re: Igbos come show your proverbs skills by AfroCynic: 12:15pm On Mar 20, 2009 |
presido1: One what? I am human being as is all of Ndigbo, no one is more or less than, your apathy is enabling the perpetuation of this abhorent act. |
Re: Igbos come show your proverbs skills by ChinenyeN(m): 12:43pm On Mar 20, 2009 |
Same thing I said in the "Showcasing Igbo Culture" thread applies here, indefinitely. It seems as though you're on a self-appointed mission, and that's okay. But if you are, then please keep your objective confined to the proper thread. Do not bring Osu matters in here, or any place else. Thank you. 1 Like |
Re: Igbos come show your proverbs skills by AfroCynic: 1:24pm On Mar 20, 2009 |
ChinenyeN: Most human victories are won by people on self appointed mission, thank you. Keep up your pretending. I am off to do more research on how to bring more attention this shameful matter. |
Re: Igbos come show your proverbs skills by ChinenyeN(m): 2:29pm On Mar 20, 2009 |
AfroCynic:I have no problem with your self-appointed mission. I even stated it was okay. |
Re: Igbos come show your proverbs skills by ifyalways(f): 12:23pm On Mar 26, 2009 |
@Topic,e meghe onu,e meghe onu. when the door is opened( for the day) the mouth is in the same manner opened.(food) @Youngies na echelon,o gini na eme nga? |
Re: Igbos come show your proverbs skills by echelon(m): 1:42pm On Mar 27, 2009 |
ifyalways: Kedu ebe I gara kemgbe |
Re: Igbos come show your proverbs skills by ifyalways(f): 6:34pm On Mar 28, 2009 |
maternity na fraternity leave @Topic,egwu adighi atu afo,o buru uzo. the stomach is not scared of anything,reason its in the |
Re: Igbos come show your proverbs skills by youngies(m): 11:07am On Mar 30, 2009 |
ifyalways:Anyi miss-ri gi na threadia too much, nno Ihe na agu nwanyi di ime na agukwa onye tuwara ya Whatever a pregnant woman is craving for is also the cravings of the man that impregnated her. |
Re: Igbos come show your proverbs skills by echelon(m): 8:06am On Apr 02, 2009 |
ifyalways: Ify congrats o. O dighi ofele. Ekene dili chukwu maka aka O nyere gi n'omumu nwa. Dere juu. |
Re: Igbos come show your proverbs skills by youngies(m): 1:06pm On Apr 02, 2009 |
Ify ole kwanu aha i guru nwa aa? |
Re: Igbos come show your proverbs skills by agabaI23(m): 1:47pm On Apr 03, 2009 |
umuigbo siri na ukwu jie agu, Mgbada abia ya ugwo. |
Re: Igbos come show your proverbs skills by rubi(f): 9:56pm On Apr 04, 2009 |
Umu igbo oji ngaji eri cheta nwanne ya Mere nke a mere nke a ekweghi ngwere gba aji Do this and do that did not allow lizard to have hairs Ify ekele diri chineke. akwukwo nso si soro ndi na anuri nuria, Ify, eche na youngies chineke gba unu ume n'threadia |
Re: Igbos come show your proverbs skills by grafikdon: 1:36am On Apr 06, 2009 |
Okirikiri ka ana agba ukwu ose ma anaghi ari ya elu. . . Nwata bulie nna ya elu, uyorokoto ayochie ya anya. . . the literal translation of this proverb is hilarious Mmadu agaghi ano be ya nopia mkpuru amu. . . |
Re: Igbos come show your proverbs skills by echelon(m): 9:22pm On Apr 06, 2009 |
Anyi ama ano mmadu mmadu ne-eshi mmoo mmoo |
Re: Igbos come show your proverbs skills by youngies(m): 3:51pm On Apr 09, 2009 |
grafikdon: grafikdon unu ga egbu mmadu oo |
Re: Igbos come show your proverbs skills by ifyalways(f): 3:18pm On Apr 10, 2009 |
rubi anya gi.happy easter in advance. Grafikdon. . . .u are something else.lekwam ikpom shoe @Topic,aka na ukwu si na o bughi onodu ita ahuhu mgbe dum ha no na ya na ewute ha mana ihe na agbawa ha obi bu na ahuhu nile na mbo ha na agba na elu uwa bu maka afo na onu. hands and legs are not worried abt their location and condition of constant suffering and hussling but what really gets at them is that all their hussling and stress is to get the mouth and stomach fed and satisfied. Echelon na Youngies,a nam ekele. Youngies,aha umu aka m bu Chito na Tochi.ejima nwoke abuo. agaba. . . i na abiakwa na threadia |
Re: Igbos come show your proverbs skills by Geniall: 1:10am On Apr 11, 2009 |
@Topic (apologies if some have been posted before. Can't be bothered to first go through 64 pages!) Ukwa ruo oge ya, o daa. Okuko siri na ya nyuo ahuru ikuku e buru isi ya, o maghi na ikuku anaghi eku naani otu uzo. Atuo ilu nkirinka nkata, onye tara ahu amara. Onye na-ezo isi ya n'elu nkwu amaghi na onye no n'ala na-ahu otule ya. Unu anwule, unu anwule - unu nwukene ka-amara ihe ga-eme! Onye na-agba oso ka o buru uzo kpughee nkata, o makwa ihe di n'ime nkata? Agbaa mbu, o tu n'ogwe, agbaa abuo, o tu n'ogwe - o bu so ogwe ka-apiiri aku? Nwa ngwui puo eze o tagbuo onye nwe ya. Onye putara ura ututu nwa okuko achuwa ya oso, ya gbawa oso maka o maghi ma nwa okuko epuru eze n'abali. Nwata palie nna ya elu, mkpuru ihe ayochie ya anya! |
Re: Igbos come show your proverbs skills by rubi(f): 1:57am On Apr 14, 2009 |
Be ta suya be ta suya n' ahu nnama Give me money give money na from the same a/c Onye n'ata akara n'ata ego ya 1 Like |
Re: Igbos come show your proverbs skills by fingard02k(m): 10:34am On Apr 14, 2009 |
Ndi Igbo si n'obu nga-nga ka okenye ji agbara efi oso |
Re: Igbos come show your proverbs skills by fingard02k(m): 10:40am On Apr 14, 2009 |
Asi onye ori jide okuku,osi n'egwu atugbuo ya ma mgbe inefuru anya o nwuru nwa okuku tinye n'akpa |
Re: Igbos come show your proverbs skills by ChinenyeN(m): 2:27pm On Apr 14, 2009 |
Ekelee m ụnụ. Here's another one. . . A kọruora oke ngwere, ya akụruo isi Literal Translation: Explain to the male lizard, and it nods it's head. |
Re: Igbos come show your proverbs skills by cedarfresh(m): 10:44am On Apr 16, 2009 |
Nga nwa m siri l'oha ya hiri. |
Re: Igbos come show your proverbs skills by ifyalways(f): 4:17pm On Apr 16, 2009 |
ekele oooooooo. @Topic,e zuko ka aha eri udele,a totue ngiga |
Re: Igbos come show your proverbs skills by youngies(m): 5:19pm On Apr 16, 2009 |
Topic Egbe agbara igwe bu nsi egbe ka nara n'iyi Shooting the sky is a waste of gun powder |
Re: Igbos come show your proverbs skills by Nobody: 10:56pm On Apr 20, 2009 |
*sneezes and restarts computer* am half caste! |
(1) (2) (3) ... (61) (62) (63) (64) (65) (66) (67) ... (101) (Reply)
African Weddings From All Over! / Animals Names In Yoruba And Their English Meaning / Keggites Members : Introduce Yourself & Ilya
(Go Up)
Sections: politics (1) business autos (1) jobs (1) career education (1) romance computers phones travel sports fashion health religion celebs tv-movies music-radio literature webmasters programming techmarket Links: (1) (2) (3) (4) (5) (6) (7) (8) (9) (10) Nairaland - Copyright © 2005 - 2024 Oluwaseun Osewa. All rights reserved. See How To Advertise. 38 |