Welcome, Guest: Register On Nairaland / LOGIN! / Trending / Recent / NewStats: 3,201,286 members, 7,977,890 topics. Date: Thursday, 17 October 2024 at 03:06 PM |
Nairaland Forum / Nairaland / General / Politics / Nzuko Umu Igbo niaraland (2659 Views)
The Igbo Revival: Nzuko Umuna Kickstart Journey To Preserve Igbo Heritage / Nzuko Aro In United States Builds Modern Mortuary In Arochukwu (photos, Video) / Nzuko Umuigbo Warns South East PDP Over Peter Obi. (2) (3) (4)
Nzuko Umu Igbo niaraland by Kwem(m): 7:18pm On Dec 19, 2021 |
Anam ede gara unu akwụkwọ dika wanne un n'onye n'neso ụzọ ọma wanne anyị nwoke nọ n'ụlọ mkpọrọ na aka ndi dss Ọ dị mkpa iburu n'uche na mgba nile na eje ije na nzom ukwu nke ndị nna nna anyị (ji nmuta ipko oku amuta I mepere ye onu). Anyị nwere ike na abịa ebe a ịgụ, mmụta, ịju ajụjụ, ma ịchị ọchị na ihe niile ngwa biko anyị kwesiri i kwụsịtu ufodu ihe Ka anyi wee Ike ikwu gbasara ọdịnihu anyi ma odinihu NDIIGBO Slayerforever Eastlink Igboid Etealterego Bkay NwaAmaikpe 9pluto Supremos Asgard73 Ofoigbo AchelugoNwa gidgiddy Emergingnation2 Bomb24 Malawian Makemoneywbsite Mancoconut Emmajnr1 Biafrarep Godisbiafran Cheruv Eduj Fbisshit Fejoku Horsepower102 Nwanyiogwashi Arisebull NwaNimo1 Shiver99 Proudigbo Igboson1 Anago55 Oilpussy Loveth360 Whiteangel1234 EzeNri Polygamy Idennaa ThEGodFathEr103 kpomturum na d Efu asato otu otu ano ato ise abuo ofu efu 3 Likes |
Re: Nzuko Umu Igbo niaraland by SlayerForever: 8:05pm On Dec 19, 2021 |
Kwem: Umu b'anyi anyị enwego nzukọ ụmụ Igbo Nairaland karaka ebe anyị na malite atụmatụ dịcha icheiche gbasalu ọganihu ụmụ Igbo. Biko kanyi hapụkene ikwu sọsọ okwu, kanyi biakotanu we mepụta ife ka ndị Igbo. Ngwanụ́, ọtụtụ ndị nwéré odimnobi ị so n'iheanaeme jiri ọsọọsọ kpọkuom na Whatsapp. Akaram bụ. Igbo ga-adị. Daalụ nụ. 9 Likes 1 Share |
Re: Nzuko Umu Igbo niaraland by Eastlink(m): 8:44pm On Dec 19, 2021 |
SlayerForever:Igbo ndi nwem. Legodu akara whatsapp slayer ziputara. Biko unu chataria akara ahu! Udo diri unu nile. 6 Likes |
Re: Nzuko Umu Igbo niaraland by Kwem(m): 9:14pm On Dec 19, 2021 |
SlayerForever: Nwanem imere n Ike OMA, chukwu gozie gi. Bikoo Umu Igbo bia nu Ka anyi kpakarita uka maka odinma Igbo nile, a riom unu sita na aha chukwu biko gbakoo nu ebea. Soro akara ekwenti m ma obu SlayerForever fejoku biko tinye aru ebea, maka odinma NDIIGBO 4 Likes |
Re: Nzuko Umu Igbo niaraland by Fbisshit: 9:40pm On Dec 19, 2021 |
Kwem:Azam afam! Onye na akpo? 1 Like |
Re: Nzuko Umu Igbo niaraland by OneBulletOnly: 9:42pm On Dec 19, 2021 |
Kwem: Your ladies are been kidnapped and raped daily, your men are kidnapped and killed and beheaded. Why are you quite, you want to believe the government that deny lekki massacre. Be wise Igbos. 3 Likes 1 Share |
Re: Nzuko Umu Igbo niaraland by Kwem(m): 9:53pm On Dec 19, 2021 |
Fbisshit:onye oma, bia Ka iwere oche iru lol 1 Like |
Re: Nzuko Umu Igbo niaraland by Fbisshit: 9:56pm On Dec 19, 2021 |
Kwem:abiam ozugbo, owekwanuru ihiem kposara? Kwu WA nu na anam any lol |
Re: Nzuko Umu Igbo niaraland by Kwem(m): 9:58pm On Dec 19, 2021 |
Fbisshit:n noo, ma chere Ka anyi zuo oke! |
Re: Nzuko Umu Igbo niaraland by Investigative: 10:02pm On Dec 19, 2021 |
Don’t fall this useless scam 1 Like |
Re: Nzuko Umu Igbo niaraland by Shaolin77: 10:03pm On Dec 19, 2021 |
OneBulletOnly:Get lost onye ofemmmanu, ur ppl skull are being mined daily, ur region is becoming ritual killing HQ of Africa, majority of ur youths have dropped out and now internet fraudsters, of all these chaos ravaging ur brownroof republic, you still on NL looking for igbo topic to post rubbish No be juju be that? 8 Likes |
Re: Nzuko Umu Igbo niaraland by ThickSharon123(f): 10:06pm On Dec 19, 2021 |
Ka me ihe Di mkpa, biko ihunaya m 2 Likes |
Re: Nzuko Umu Igbo niaraland by Kwem(m): 10:09pm On Dec 19, 2021 |
ThickSharon123:nwa oma di ora nma I bia la? N noo! 1 Like |
Re: Nzuko Umu Igbo niaraland by ThickSharon123(f): 10:12pm On Dec 19, 2021 |
Kwem: Daalu ihunaya m. M ga-eme ihe niile o ga-ewe iji zoputa agburu Igbo. 3 Likes |
Re: Nzuko Umu Igbo niaraland by Kwem(m): 10:16pm On Dec 19, 2021 |
ThickSharon123:ana akukwa aka ebea? Bia nne, noro wayooo Ka ndi ga agwa anyi okwu ga aputa na oge ha... Were oche iru...!! 1 Like |
Re: Nzuko Umu Igbo niaraland by ThickSharon123(f): 10:25pm On Dec 19, 2021 |
Kwem: Oke, nsogbu adigi 3 Likes |
Re: Nzuko Umu Igbo niaraland by gidgiddy: 10:32pm On Dec 19, 2021 |
Kwem: Bia nwokem! Kedu ihe mere iji-acho akara ndi mmadu? I bu DSS? Ndi osochiegbu! 4 Likes 1 Share |
Re: Nzuko Umu Igbo niaraland by Anago55: 10:38pm On Dec 19, 2021 |
Biko, si chetakwa na-ndi okenye na ndi echiri echichi na nairalandia nokwa ebe a Anago55 bu otu onye na ime ha. Beluso ma ibu nwata n'ebe a Ihe obula ga ebute agam n'iru umu Igbo,anom niya chimchim 1 Like |
Re: Nzuko Umu Igbo niaraland by SlayerForever: 10:53pm On Dec 19, 2021 |
Anago55: Onye Ichie. Daalu sir. 2 Likes |
Re: Nzuko Umu Igbo niaraland by SlayerForever: 10:53pm On Dec 19, 2021 |
gidgiddy: Gidgiddy ke ka-ime? Otekwala. 2 Likes |
Re: Nzuko Umu Igbo niaraland by Kwem(m): 10:59pm On Dec 19, 2021 |
gidgiddy:onye mpa zukwanu ike! Abu gim onye DSS kama Abum onye ozi biara iweta ozioma gbasara Aligbo. Bia Ka iwere oche, nwoko oma lol.. Noro odu mgbe otu nime ndi ge eweta ozioma nka ga Abia! 1 Like |
Re: Nzuko Umu Igbo niaraland by Kwem(m): 11:05pm On Dec 19, 2021 |
Anago55:Dede ewela iwe biko! Bia were oche iru. Anyi nwere okwa di okeh mkpa anyi choro Ka soso umuigbo nuru, biko nyere anyi aka Ka ndi neli bu NDIIGBO nuru okwaa biko. Chukwu gozie gi.... 1 Like |
Re: Nzuko Umu Igbo niaraland by OneBulletOnly: 11:08pm On Dec 19, 2021 |
Shaolin77: Igbos don't be deceived this fake unity beggars have created fake Biafran groups on facebook to campaign against Biafrans. They are constantly every minutes trending fabricated propaganda against the Igbos. All media houses have been bought over, so don't expect any media house to report the truth. All newspapers houses have been bought, non can write against the APC government. 1 Like |
Re: Nzuko Umu Igbo niaraland by OneBulletOnly: 11:14pm On Dec 19, 2021 |
SlayerForever: If you are Igbo and want Igbo progress. Don't use whatsapp, FAKE Igbos working for government to destroy Igbos will also join and send all your numbers to DSS and you will be picked up. There are various anonymous app, where you can fully hide your numbers and identity. 1. Telegram I can give you more apps, but with whatsapp. Forget it You think the APC government is laughing with you Igbos? 1 Like |
Re: Nzuko Umu Igbo niaraland by Lawsaite: 2:02am On Dec 20, 2021 |
SlayerForever: Obu mu wa n'ekwurugi na Whatsapp" |
Re: Nzuko Umu Igbo niaraland by POLYGAMY: 7:21am On Dec 20, 2021 |
SlayerForever:MATAKWANU NA ONWERE UMU FULANI AMURU NA ALA IGBO NO NA NAIRALAND. NWA AMADI AHU ANA AKPO OSAGY.EFO JULIUSMALEM.A MALESZENAW.I BU AGENT NDI UWE OJI NZUZO (DSS). ITINYE AKALA EKWE NTI GI EBE BU NNUKWU MISTAKE. KA UBURU UNU BUURU UNU UZO BIKO |
Re: Nzuko Umu Igbo niaraland by POLYGAMY: 7:25am On Dec 20, 2021 |
SlayerForever:KEDU KA ISI TINYE AKARA EKWE NTI GI EBE A USE YOUR HEAD BRUH |
Re: Nzuko Umu Igbo niaraland by udele1: 7:44am On Dec 20, 2021 |
Biko, ihea bu nzuko ndi BINGO IPOB. Oburo Nzuko ndigbo. Onwero ezigbo nwafor igbo, choro inwe mmeko ndi IPOB na egbu ndi igbo, ma n'erikwa anu ha . 5 Likes 3 Shares
|
Re: Nzuko Umu Igbo niaraland by SlayerForever: 9:10am On Dec 20, 2021 |
POLYGAMY: Ọnwero ife neme dianyi. 1 Like |
Re: Nzuko Umu Igbo niaraland by udele1: 9:13am On Dec 20, 2021 |
2 Likes |
Re: Nzuko Umu Igbo niaraland by Landlord97: 10:28am On Dec 20, 2021 |
Ihe a imere dimma ezinwanne anosimike na azu na iru ma na akuku nihe anyi ma eme ekwensu umu zoo agaghi emeli anyi Maka obu chukwu kanyi ji aga 1 Like |
Re: Nzuko Umu Igbo niaraland by Kwem(m): 10:55am On Dec 20, 2021 |
Landlord97:imere nke oma nwanem, biko were oche oh! Ilee anya na edemede SlayerForever owere akara fon o deputara, biko pia ya na wosup lol |
Dele Rotimi Destroys BMCs & "Bourdillon Mongrels" On Twitter / Good News As Unknown Gunmen Mistakenly Killed An IPOB Member - PHOTOS / OBIdients In Ogun State Hold Car Rally For Peter Obi & Labour Party (Pictures)
(Go Up)
Sections: politics (1) business autos (1) jobs (1) career education (1) romance computers phones travel sports fashion health religion celebs tv-movies music-radio literature webmasters programming techmarket Links: (1) (2) (3) (4) (5) (6) (7) (8) (9) (10) Nairaland - Copyright © 2005 - 2024 Oluwaseun Osewa. All rights reserved. See How To Advertise. 41 |