Welcome, Guest: Register On Nairaland / LOGIN! / Trending / Recent / NewStats: 3,201,308 members, 7,977,979 topics. Date: Thursday, 17 October 2024 at 04:39 PM |
Nairaland Forum / Nairaland / General / Politics / Nzuko Umu Igbo niaraland (2660 Views)
The Igbo Revival: Nzuko Umuna Kickstart Journey To Preserve Igbo Heritage / Nzuko Aro In United States Builds Modern Mortuary In Arochukwu (photos, Video) / Nzuko Umuigbo Warns South East PDP Over Peter Obi. (2) (3) (4)
Re: Nzuko Umu Igbo niaraland by Factshunter: 4:31pm On Dec 20, 2021 |
Re: Nzuko Umu Igbo niaraland by Kwem(m): 5:01pm On Dec 20, 2021 |
IDENNAA:udo diri gi onye mpa 3 Likes |
Re: Nzuko Umu Igbo niaraland by pointblank247(m): 6:22pm On Dec 20, 2021 |
Onodu a amagbuo onwe ya. Achoro m ikwu okwu banyere udi asi na mkpoto ana akpoto ndi Igbo kamgbe enwudere ndi ori mmadu ni imo state. Odighi m obi nma chaa chaa na okwu akpuzi n'onu na nairaland nile buzi ikpo anyi afa ojoo ka anyi ncha abuzi ndi oli mmadu. Ihe mchoro ikwu bu anyi agaghi agbazi nkiti, mgbe obuna onye ofe nmanu mobu alamajiri bidoro ifiri onu gbasara elie mmadu mobu eliro, nwanne ka'ayi nine tinye onu gwoo ya ara. Ogwu ka oham n'onu ugbua 1 Like |
Re: Nzuko Umu Igbo niaraland by Factshunter: 6:24pm On Dec 20, 2021 |
pointblank247: Interpretation ; This situation is ** **** |
Re: Nzuko Umu Igbo niaraland by pointblank247(m): 6:32pm On Dec 20, 2021 |
Factshunter:abeg na which kine nonsense interpretation be this naa ? I write for the owners of that language. |
Re: Nzuko Umu Igbo niaraland by IDENNAA(m): 6:59pm On Dec 20, 2021 |
Factshunter: What is this ? |
Re: Nzuko Umu Igbo niaraland by Fejoku: 7:44pm On Dec 20, 2021 |
OneBulletOnly:Thicksharon has been busted by this thread. No intelligent Igbo youth will drop his number here. There are other means of communication online. |
Re: Nzuko Umu Igbo niaraland by Kwem(m): 7:51pm On Dec 20, 2021 |
Fejoku:nwa nne hapu godu ebea ahu i'na aga, uzo adiruo ebeahu. Otego aka anyi bu Umu Igbo kwesiri utuhari uche gbasara odinma NDIIGBO nile. Onwegi onye kwuru Ka idebata akara fon gi ebea Kama kpoturu slayer, slayer aburuozi nu onye ozo. Butuo, obu umunne gi na akpoturu gi.. 1 Like |
Re: Nzuko Umu Igbo niaraland by Fejoku: 8:07pm On Dec 20, 2021 |
Kwem:Every smart Igbo youth know how things work here on nairaland. There are other credible means of reaching out to whomever you decide to reach than to do so through this site. I'm far smarter than to lay my fingerprints here. You'll notice I didn't bother to type in Igbo because it's a waste of time. There are other means of written communication that is outside the capacity of the demonic agents of the terrorist government. Thanks for the thread. It has helped in exposing some erstwhile considered friends. |
Re: Nzuko Umu Igbo niaraland by Kwem(m): 8:37pm On Dec 20, 2021 |
Fejoku:ika matabeghi ihe anyi n'eme, nsogbu adiruo kama ogara amasim na isoro na nwulite Alaigbo maka odinma NDIIGBO.. 1 Like |
Re: Nzuko Umu Igbo niaraland by SlayerForever: 8:44pm On Dec 20, 2021 |
Fejoku: Anyịnwa nozi na nzukọ-a kemgbe ofu ọnwa iche n'anyi dị nzuzu. Nwanne gawa n'iru ijiro okwu, oyibo ka-ina su. 1 Like |
Re: Nzuko Umu Igbo niaraland by Eastlink(m): 9:54pm On Dec 20, 2021 |
Kwem:Nwanne udo diri gi. Ma diri kwa Slayerforever, Thicksharon na Idenna. Unu nile na gbali. Obi dim uto ifu ebe umuigbo na ejikota onwe a. Njiko nke anyi na ekwuoku maka, bu ebe ndolite Umuigbo. Okwu nile anyi kuga, bu okwu oganiru Ndigbo. Mu onwem no na Nzuko ahu. 1 Like |
Re: Nzuko Umu Igbo niaraland by Eastlink(m): 10:07pm On Dec 20, 2021 |
Fejoku:Di anyi zuzu puo ebe ahu. Ijiro okwu. I ka nezuzu ari ka ofeke. |
Re: Nzuko Umu Igbo niaraland by ThickSharon123(f): 11:07pm On Dec 20, 2021 |
[quote author=Fejoku post=108672878] |
Re: Nzuko Umu Igbo niaraland by Kwem(m): 12:35am On Dec 21, 2021 |
Eastlink:ya gaziere gi nwannem ooo 1 Like |
Re: Nzuko Umu Igbo niaraland by tsdarkside(m): 12:38am On Dec 21, 2021 |
Kwem: Emergingnation2 is a miserable morafvcker.... Oilpussy always gives me a boner.... gidgiddy is miserable aswell.... 1 Like |
Re: Nzuko Umu Igbo niaraland by tsdarkside(m): 12:40am On Dec 21, 2021 |
Oilpussy,when she is around my head stops workin.... that wet pussy.... 1 Like
|
Re: Nzuko Umu Igbo niaraland by Kwem(m): 12:13pm On Dec 21, 2021 |
Obi dim uto nihina umuigbo Nile na Abia ebea igu ma dee, zakwa ma ajuju na aghota asusu mji n'ede edemede a.. Odi okeh mkpa anyi bu NDIIGBO kwesiri imutago ihe. Tupuu mgawa n'iru na edemede a, owere okwu mchoro ihapuru anyi ebea ndi nna nnayi Siri na "hawa atago ukwa mepere anyi eze ka anyi wee muta ihe" okwu ozo aburu, iwere uzo ozo ichoro ijiiri apkoturu slayer egbuzila ogeh. Okwa anyi na ama ketaa buzikwa maka odinma anyi Nile. Anam ekelee ndi nile weputara ogeh iji hu si na odinma NDIIGBO buzi okwu ana ekwu ugbua. N'etupughi ogeh, biko, Igbo ndioma nwem pia akara slayer. 1 Like |
Re: Nzuko Umu Igbo niaraland by Nwadiuto247: 2:36pm On Dec 21, 2021 |
Ya gazie nu o umunnem. Atumatua di mma. O ga kachamma izuko na Telegram. Ozokwa bu na achoghi m ka oburu ihe ndi Ipob o maka na abughi onye ipob, achoghi kwanu m ibu bikonu o. Ndewo nu o. |
Re: Nzuko Umu Igbo niaraland by Freeman50(m): 7:25am On Dec 22, 2021 |
Kwem: |
Re: Nzuko Umu Igbo niaraland by Freeman50(m): 7:30am On Dec 22, 2021 |
Ndi b'anyi dalu ooo SlayerForever: |
Re: Nzuko Umu Igbo niaraland by Brimstone77: 8:26am On Dec 22, 2021 |
.... Any pro Biafran dropping his number here is doing that at his own risk.. Biafranrep you just fvcked up by dropping your number here.. I read and understand everything here and I don't see the need for any union here.. Everyone should support the struggle in his own ability.... I have spotted two known anti Igbo speaking Igbo language here and I wouldn't dare post my number here for any reason.. Gidigidi you are wise don't fall for this cheap trick.. 1 Like |
Re: Nzuko Umu Igbo niaraland by tsdarkside(m): 10:37am On Dec 22, 2021 |
Brimstone77: wetin dey worry you sef....?? who is after you....?? common nigerians....?? you mean the same docile nigerians....?? you scared of your own shadow....?? |
Re: Nzuko Umu Igbo niaraland by tsdarkside(m): 10:42am On Dec 22, 2021 |
you people do know,google translate is not that bad today,right....?? |
Re: Nzuko Umu Igbo niaraland by Brimstone77: 11:29am On Dec 22, 2021 |
tsdarkside:... Docile Nigerians going about arresting people with biafran attire?? Docile Nigerians that go to airport to arrest online pro biafra? Keep deceiving your.. |
Re: Nzuko Umu Igbo niaraland by IduNaOba: 12:46am On Jan 11, 2022 |
Anyị kwesịrị inwe ebe dịka telegram ebe anyị ga eji ọkụ anyụ na - akparịta ụka. Nairaland abụghị ebe anyị ga ekwu ụfọdụ ihe |
Re: Nzuko Umu Igbo niaraland by IduNaOba: 12:47am On Jan 11, 2022 |
tsdarkside:It is still as bad. He he he |
Re: Nzuko Umu Igbo niaraland by Kwem(m): 10:25am On Jan 31, 2022 |
Nwadiuto247:pia Slayer n'akara ya |
Re: Nzuko Umu Igbo niaraland by Kwem(m): 10:26am On Jan 31, 2022 |
IduNaOba:Dede, pia Slayer n'akara ya, dalukwa.. |
Re: Nzuko Umu Igbo niaraland by Kwem(m): 10:29am On Jan 31, 2022 |
Freeman50:pia Slayer n'akara ya, onye oma.. 1 Like |
Wike Lands At Anambra Int'l Airport, Pays Homage To Obi Of Onitsha: Pictures / Adamawa REC Writes Police, SSS, NSA From Hideout; Explains How Aisha Binani Won / Catholics Members Flock To Missouri Church To Pray Over Body Of 'miracle' Nun.
(Go Up)
Sections: politics (1) business autos (1) jobs (1) career education (1) romance computers phones travel sports fashion health religion celebs tv-movies music-radio literature webmasters programming techmarket Links: (1) (2) (3) (4) (5) (6) (7) (8) (9) (10) Nairaland - Copyright © 2005 - 2024 Oluwaseun Osewa. All rights reserved. See How To Advertise. 46 |