Welcome, Guest: Register On Nairaland / LOGIN! / Trending / Recent / NewStats: 3,201,878 members, 7,980,068 topics. Date: Sunday, 20 October 2024 at 02:59 AM |
Nairaland Forum / Nairaland / General / Culture / Buhari; Ndigbo Nile Biko Bianu O. (22706 Views)
Henry Chibueze Onwughalu Is Dead (Eze Ndigbo In China Dies) / Izuchukwu Nwajiaku Dies In Malaysia (Eze Ndigbo 1 Of Malaysia) / Oge Ndi Igbo. Umu Igbo Bianu Ka Anyi Kparita Uka. Udo Di!!! (2) (3) (4)
(1) (2) (3) (4) (5) (6) (7) (8) (9) (10) ... (13) (Reply) (Go Down)
Re: Buhari; Ndigbo Nile Biko Bianu O. by DeviIhimself: 9:25am On Jan 22, 2015 |
egift: Mechie eze ule i ebea Iburo onye igbo Ewu Onukwu Onye ala 13 Likes |
Re: Buhari; Ndigbo Nile Biko Bianu O. by Fourcade(m): 9:25am On Jan 22, 2015 |
Amu atogbugom 6 Likes |
Re: Buhari; Ndigbo Nile Biko Bianu O. by honourhim: 9:31am On Jan 22, 2015 |
kestolove95: . Townhall meeting going on. 5 Likes |
Re: Buhari; Ndigbo Nile Biko Bianu O. by FKO81(m): 9:36am On Jan 22, 2015 |
[s] egift:[/s] Kama Buhari ga achi Nigeria si kewa obodo Nigeria. 19 Likes |
Re: Buhari; Ndigbo Nile Biko Bianu O. by BrokenTV: 9:41am On Jan 22, 2015 |
honourhim:Nwokem ba ulo, Buhari bu ishi anyi achoro onye ga akpuchiye anyi azu. 4 Likes |
Re: Buhari; Ndigbo Nile Biko Bianu O. by egift(m): 9:42am On Jan 22, 2015 |
FKO81: Ichoro ya, i gwawaa door! I were ike ibanye Atlantic Ocean Nani Buhari ka anyi choro - Sai Buhari |
Re: Buhari; Ndigbo Nile Biko Bianu O. by egift(m): 9:44am On Jan 22, 2015 |
BrokenTV: Anyi achoro zi onye ori si na ulo anumanu. Nwa mba mmiri ga ala. Nani Buhari ka Nigeria choro na ubochi Valentine. |
Re: Buhari; Ndigbo Nile Biko Bianu O. by FKO81(m): 9:46am On Jan 22, 2015 |
[s] egift:[/s] Enwere uche, Ihere gi na eme mu 6 Likes |
Re: Buhari; Ndigbo Nile Biko Bianu O. by OdenigboAroli(m): 9:52am On Jan 22, 2015 |
asadike: Nwada,deme. Obulu na APC weputalu onye ugwu gulu Mahadum okwe na ekwu mana obu itibolibo bu muhanmadu ka ndia choo ikwanyelu ayi....Olisa ekwekwana. Nke ozo di ka nwannie,ndi ofe nmanu choo iji buhari wee zota oche...Fa ma na onwero ife dia nisi mana fa choo ijie wee banye aso rock....ndi ofe bu oso chi egbu....tufia 8 Likes |
Re: Buhari; Ndigbo Nile Biko Bianu O. by M17: 9:57am On Jan 22, 2015 |
egift: SHAME TO NONENTITY SHAME TO YOU BASTARD , KEEP TRYING .YOU DO NOT MAKE A SINGLE SENSE . KILL YOUR SELF. I SPEAK YOURS BUT YOU ARE UNABLE TO COMPREHEND MINE'S KEEP STRUGGLING ,. |
Re: Buhari; Ndigbo Nile Biko Bianu O. by egift(m): 9:59am On Jan 22, 2015 |
Onye ihe bayere ya di Ndigbo mma. Aligbo nime na akwado Buhari. |
Re: Buhari; Ndigbo Nile Biko Bianu O. by egift(m): 10:02am On Jan 22, 2015 |
M17: Nwoke, ara agbawa gi oooo Kwado Buhari maka odi ma gi. Jonathan ga ezu ego Nigeria. |
Re: Buhari; Ndigbo Nile Biko Bianu O. by Nobody: 10:06am On Jan 22, 2015 |
egift:ogini nwa na ASUU sef? Idi kwa sure ibu onye igbo? 11 Likes |
Re: Buhari; Ndigbo Nile Biko Bianu O. by M17: 10:06am On Jan 22, 2015 |
[quote author=egift post=30020602] Ochoro ya, i gwawaa door! I were ike ibanye Atlantic Ocean Nani Buhari ka anyi choro - Sai Buhari [/quot YOU DON T EVEN WRITE SENSE ,YOU ARE IN CAPABLE ,BUT KEEP LOOKING AT IGBO DICTIONARY IT STILL WILL NOT HELP YOU NEMATODE 1 Like |
Re: Buhari; Ndigbo Nile Biko Bianu O. by Algebra12: 10:08am On Jan 22, 2015 |
Agbaa mbu, otuo n'ogwe, agbaa abuo otuo n'ogwe, O putara na so nani ogwe ka apiara aku? Ndi be anyi, onye na-amaghi ebe mmiri si mawa ya, agaghi ama ebe okwusiri. Yabu, Ka anyi saa anya mmiri. Ihe oga emedi anyi ugboro ole tupu anyi amara ihe?? 2 Likes |
Re: Buhari; Ndigbo Nile Biko Bianu O. by egift(m): 10:10am On Jan 22, 2015 |
ANAMBRA11: Ibia my hood na 042 anyi hazie ife. Na Valentine nka - Nani Buhari ka Nigeria nine ga akwado. Anyi achoro onye ori si mba mmiri. |
Re: Buhari; Ndigbo Nile Biko Bianu O. by Nobody: 10:16am On Jan 22, 2015 |
Achogi m ya. Hana turu ajo nmuo vote maka gini mere? Unu tuoro Jonathan vote unu, buhari afighi ndigbo naya. Shikom 7 Likes |
Re: Buhari; Ndigbo Nile Biko Bianu O. by Algebra12: 10:17am On Jan 22, 2015 |
egift: O buru na Ichoro igwa onwe gi eziokwu, I ga achoputa na asi I kporo nwa amadi mba mmiri ahu enweghi basis. I nwere ike igwam ihe mere ojiri buru onye ugwu ahu ka ichere bu d best thing meerela obodo Niajiriya?? 1 Like |
Re: Buhari; Ndigbo Nile Biko Bianu O. by AlfaSeltzer(m): 10:19am On Jan 22, 2015 |
reezee: Hehehe. I'm having fun copying and pasting the posts here into google translator. |
Re: Buhari; Ndigbo Nile Biko Bianu O. by M17: 10:20am On Jan 22, 2015 |
egift: MAGGOT / IKPURU . OKU GBAGBUKWA GI NA NDI UGWU. PERIOD , MMIRI RIKWAA GI NA BUHARI . KA MKPURU OBI GI NA BUHARI ZURU IKE NA NDOKWA . AMIN 4 Likes 1 Share |
Re: Buhari; Ndigbo Nile Biko Bianu O. by ccollins(m): 10:24am On Jan 22, 2015 |
kay1one:GEJ can't win.. Instead Nigeria will divide and if he wins , Its by rigging and that's the worst corruption any country can face ,so we the good people of our country and good persons will Vote GMB into power.. All Igbos should arise for Buhari ,I don't mean the sentimental ones or the ones that love corruption and bad leadership! 3 Likes 2 Shares |
Re: Buhari; Ndigbo Nile Biko Bianu O. by Fire15: 10:24am On Jan 22, 2015 |
DeviIhimself:Olooshi olori buruku, omo ajeokuta ma mumi. |
Re: Buhari; Ndigbo Nile Biko Bianu O. by BrokenTV: 10:24am On Jan 22, 2015 |
DeviIhimself:Nna ezibote iwe di gi na ahu i choro iji ochi we gbuo mu ebe, a muka tara mu amu ebea afo mu choo igbawa. 5 Likes |
Re: Buhari; Ndigbo Nile Biko Bianu O. by ccollins(m): 10:25am On Jan 22, 2015 |
M17:your hatred for buhari does not change the fact that he is better than GEJ and will make Nigeria better.. Who doesn't know Buhari for his strict observance of the law |
Re: Buhari; Ndigbo Nile Biko Bianu O. by baybeeboi: 10:26am On Jan 22, 2015 |
DeviIhimself:Imeeeee!!! 1 Like |
Re: Buhari; Ndigbo Nile Biko Bianu O. by Nobody: 10:31am On Jan 22, 2015 |
egift: |
Re: Buhari; Ndigbo Nile Biko Bianu O. by Nobody: 10:31am On Jan 22, 2015 |
egift:pathetic igbo |
Re: Buhari; Ndigbo Nile Biko Bianu O. by M17: 10:32am On Jan 22, 2015 |
ccollins: BACKWARD NEVER FORWARD EVER WE MARCH TO CRUSH TERRORISM AND TRIBALISM . I SWEAR BUHARI CAN NOT RULE NIGERIA IN HIS LIFE TIME . YOU AND HIM WILL CRY AGAIN . HE IS A THIEF BUT HE CLAIMED TO BE INNOCENT . 3 Likes |
Re: Buhari; Ndigbo Nile Biko Bianu O. by BrokenTV: 10:33am On Jan 22, 2015 |
egift:I bu nnukwu ofeke, jie obodo gi ga gba afa maka ihe na eme gi agbara aka, ogwu Buhari turu gi agaghi atum. A ma na site na obi na igara atunyere ya ka ma o bu ego ha na etinyere na ulo oba ego tihere gi anya. 7 Likes |
Re: Buhari; Ndigbo Nile Biko Bianu O. by FKO81(m): 10:33am On Jan 22, 2015 |
egift:Biko wepu photo anofia bu Buhari na eba, amam you want to invite ndi ofe manu to like your post. Ewu awusa 4 Likes |
Re: Buhari; Ndigbo Nile Biko Bianu O. by ccollins(m): 10:36am On Jan 22, 2015 |
M17:you are too ignorant.. If those who worked with buhari could vouch for him being innocent.. Then your statement is as good as being baseless 1 Like 1 Share |
Re: Buhari; Ndigbo Nile Biko Bianu O. by KwoiZabo(m): 10:37am On Jan 22, 2015 |
egift:Choi. Ewu atamu igu n'isi Obu onye Igbo na ekwu ife a Ima na ndia achotabeghi akwukwo onye ndu ha, ha na ebighi ri aka Ha si na ha ga ewepu aka azt na obodo mana unu amaghi na aka azu di ndi ugwu na obara. 2 Likes |
(1) (2) (3) (4) (5) (6) (7) (8) (9) (10) ... (13) (Reply)
Why Our English Speaking Brothers Think Cameroon Is A West African Country / 5 Foreign Countries That Speaks YORUBA, No. 3 Use It As Official Language / Why Do Yoruba Guys Marry Igbo Girls?
(Go Up)
Sections: politics (1) business autos (1) jobs (1) career education (1) romance computers phones travel sports fashion health religion celebs tv-movies music-radio literature webmasters programming techmarket Links: (1) (2) (3) (4) (5) (6) (7) (8) (9) (10) Nairaland - Copyright © 2005 - 2024 Oluwaseun Osewa. All rights reserved. See How To Advertise. 43 |