Welcome, Guest: Register On Nairaland / LOGIN! / Trending / Recent / NewStats: 3,195,928 members, 7,959,928 topics. Date: Friday, 27 September 2024 at 10:21 AM |
Nairaland Forum / Nairaland / General / Culture / Buhari; Ndigbo Nile Biko Bianu O. (22623 Views)
Henry Chibueze Onwughalu Is Dead (Eze Ndigbo In China Dies) / Izuchukwu Nwajiaku Dies In Malaysia (Eze Ndigbo 1 Of Malaysia) / Oge Ndi Igbo. Umu Igbo Bianu Ka Anyi Kparita Uka. Udo Di!!! (2) (3) (4)
(1) (2) (3) (4) (5) (6) (7) (8) (9) (10) ... (13) (Reply) (Go Down)
Re: Buhari; Ndigbo Nile Biko Bianu O. by Nobody: 11:26am On Jan 22, 2015 |
Ma umbulari ma aziza, enwero nke m ga biayenre aka. |
Re: Buhari; Ndigbo Nile Biko Bianu O. by Eyepencil: 11:27am On Jan 22, 2015 |
Nwaanambra1 ikwesiri iga je juo nne gi ajuju ka ogwa gi onye bu nna gi maka na omume yichara nke ndi ofe nmanu. Mana ka ngwa kwa gi mgbe obula ekwensu kpobatara gi na onitsha nwe zute gi n' uzo,eziokwu nga eji ula na okpo we kubanye gi na ime gota. Anu mpama 3 Likes |
Re: Buhari; Ndigbo Nile Biko Bianu O. by iamrealdeji(m): 11:29am On Jan 22, 2015 |
DeviIhimself:Igbo Gorilla,you think we don't understand what you're saying,calling Tinubu dog? Even if your father Ojukwu was alive,he'd campaign for Buhari 1 Like |
Re: Buhari; Ndigbo Nile Biko Bianu O. by nwaanambra1(m): 11:31am On Jan 22, 2015 |
Bobbystanley: obu alu na nnagi muru gi ma na onyeghi gi ako na uche! it is an abomination that your parents conceived you without imbibing wisdom and knowledge to you! 2 Likes |
Re: Buhari; Ndigbo Nile Biko Bianu O. by Eyepencil: 11:34am On Jan 22, 2015 |
nwaanambra1:Ewu awusa,onuku igala...nee gi otule na politics. Ezi ofia amaghi onye bu nna ya. Nne gi turu afo ime gi na obodo ndi Yoruba. Kitikpa gbapi kwagi isi,ozu nwuru anwu 2 Likes |
Re: Buhari; Ndigbo Nile Biko Bianu O. by FKO81(m): 11:36am On Jan 22, 2015 |
[s] nwaanambra1:[/s] 2 Likes |
Re: Buhari; Ndigbo Nile Biko Bianu O. by Eyepencil: 11:37am On Jan 22, 2015 |
nwaanambra1:Ezi ofia, o buro na ashawo ka nne tutara ime gi. anu mpama 2 Likes |
Re: Buhari; Ndigbo Nile Biko Bianu O. by nwaanambra1(m): 11:40am On Jan 22, 2015 |
Eyepencil: oji onu egbu oji! akiko negwu gi a egosi gwo aro gi! nnem amughim! nnam muru 'm - nnem gbara'm osi ali! ngi obu nnegi muru, biko ga ju ya ka ogwa gi nkita tubara ya ime oji muta gi! maka na inaghi akpa agwa ka mmadu! ozu nwuru anwu na ga ije! Modified: kita kam fu handule gi 'eyepencil' chai! nsogbu dioo! anam makwa nu no bu nwoke ana du amu nike ka mu na ya na kpa! taaaa!!!! eweee!! alu emeee!! ozu bi ko jee so be ndi na du gi amu nike bikooo! |
Re: Buhari; Ndigbo Nile Biko Bianu O. by Nobody: 11:41am On Jan 22, 2015 |
Ihere e megbuolam ebe a. Dimkpa abuo nocha, na e zuzu ka ndi na enweghi ugu. |
Re: Buhari; Ndigbo Nile Biko Bianu O. by Algebra12: 11:42am On Jan 22, 2015 |
nwaanambra1: Nkita rachaaaa gi anya ! Ataghim gi uta. Igbo si na onye atuuru ilu kowaara ya, ego ejiri luo nne ya furu efu. Anu mpama. 6 Likes |
Re: Buhari; Ndigbo Nile Biko Bianu O. by Eyepencil: 11:50am On Jan 22, 2015 |
nwaanambra1:Ngwanu eme i gbagota onitsha ka nmara na ndi obodo una aga abia buru ozu gi we laa abakaliki,anu ofia . i kwesiri imana ndi otu gi enweyi onu na anambra state. 2 Likes |
Re: Buhari; Ndigbo Nile Biko Bianu O. by adanduka: 11:51am On Jan 22, 2015 |
honourhim: Afo ole ka odi? Enweghi kwa mgbe ozokwa for this matter |
Re: Buhari; Ndigbo Nile Biko Bianu O. by wakaman: 11:54am On Jan 22, 2015 |
ohh this na yiboo people thread as na yiboo then they speak so. make i yiwo go iwo orun. |
Re: Buhari; Ndigbo Nile Biko Bianu O. by nwaanambra1(m): 11:55am On Jan 22, 2015 |
Algebra12: ose! afu yem ya ose nagha! ofugbue nya! onuku awuku! muntula! |
Re: Buhari; Ndigbo Nile Biko Bianu O. by Longeria(m): 11:58am On Jan 22, 2015 |
honourhim:Onye ga agbanwe, Buhari? Chineke ekwela ka ngwere gbaa aji. Ekwenyeghim Buhari. 3 Likes |
Re: Buhari; Ndigbo Nile Biko Bianu O. by Nobody: 11:58am On Jan 22, 2015 |
Kama nma tuyere ezi ofia onye ugwu, kama kam daba bridge onitsha ka mmili bulum naa Odi unu ka buhari melie oga echeta ndi igbo? Mgba wa ka ogha chiputalu anyi, anya oji anyu nsi kpolunku. 5 Likes |
Re: Buhari; Ndigbo Nile Biko Bianu O. by CzarChris(m): 11:59am On Jan 22, 2015 |
Bia OP, iji kwa ahu? Kedu ka isi bia ebe a wee na asi ka ndi igbo binyere buhari aka na akwukwo? O buru na ima ha, ma o bu iche fu ole, o bu buhari a gara ga tu ba Ekwueme na mkporo ma na o ruo na aka shagari bu onye isi Nigeria ya ede be ya na ulo ya, e chefuole umu NYSC iri egburu na 2011 maka na o dara election, oge ha nwuru, buhari oputara wee si ndi nne na nna umuaka ahu ndo? Mba. O bu kwa otu buhari a gara a ruo asambodo ya si na oguru waec nke gi lee ya anya I mara na o bu asi asi. Buhari bu agadi nwoke ya ga zuo ike ka ndi na eto puta eto puta chitukwanu. Maka ezuoku, onye igbo o bula tunyere ya vote bu onye osuimi. GEJ ruo 2019 6 Likes 2 Shares |
Re: Buhari; Ndigbo Nile Biko Bianu O. by adanduka: 12:01pm On Jan 22, 2015 |
egift: Ahula mu tata ebe otu onye na akpo onwe ya ala Igbo 1 Like |
Re: Buhari; Ndigbo Nile Biko Bianu O. by Nobody: 12:01pm On Jan 22, 2015 |
nwaanambra1:Kedu ife onekwu? Nwata bu onye ofe mmanu o Onukwu taa sie ebe fuo. 3 Likes |
Re: Buhari; Ndigbo Nile Biko Bianu O. by DeviIhimself: 12:06pm On Jan 22, 2015 |
iamrealdeji: Afo sagbuo nne i Otolo gbagbuo nna i Otu nne i ebea 5 Likes |
Re: Buhari; Ndigbo Nile Biko Bianu O. by DeviIhimself: 12:07pm On Jan 22, 2015 |
Fire15: Otu nne i 2 Likes |
Re: Buhari; Ndigbo Nile Biko Bianu O. by DeviIhimself: 12:08pm On Jan 22, 2015 |
BrokenTV: |
Re: Buhari; Ndigbo Nile Biko Bianu O. by Longeria(m): 12:09pm On Jan 22, 2015 |
honourhim:O buru ma itulee ihe Ndi ozo mere n'oge nke ha, (onye dika Obasanjo) imara na Jonathan na agbali. 1 Like |
Re: Buhari; Ndigbo Nile Biko Bianu O. by ak47mann(m): 12:30pm On Jan 22, 2015 |
FKO81:nke ahu na agbara akwuna na be ndi ofe mmanu 2 Likes |
Re: Buhari; Ndigbo Nile Biko Bianu O. by Nobody: 12:32pm On Jan 22, 2015 |
egift: Thunder baawa gi isi gi na buhari gi. 3 Likes |
Re: Buhari; Ndigbo Nile Biko Bianu O. by egift(m): 12:33pm On Jan 22, 2015 |
Dominiquez: www.nairaland.com/attachments/2054033_instagramcapture2d069ab6934e46c19af2860ba655143bjpg_jpegc5254b64ff101fe5b0e0b449ce0d9b8b Date: 15th FeBuhari, 2015. |
Re: Buhari; Ndigbo Nile Biko Bianu O. by ak47mann(m): 12:36pm On Jan 22, 2015 |
Eyepencil: |
Re: Buhari; Ndigbo Nile Biko Bianu O. by honourhim: 12:36pm On Jan 22, 2015 |
nzeadachie: Nwanne wetuo obi. Abum nwa afo igbo. Gini mere Jonathan jiri wepu Barth Nnaji? Nwoke mere ka oku anyi na adi mma. Kemgbe ewepuru ya anyi adighi enwezi oku. Gini mere Jonathan jiri wepu Stella Odua ma okweghi ewepu Dieziani Alisson Madueke onye riri otutu ego? Gini mere uzo Enugu rue Anambra jiri di njo rue ugbua? Uzo Enugu rue PH dikwa njo. Uzo owerri rue PH di njo. Gini mere Jona jiri wepu onye agha anyi anakpo Iheanacho? Nwoke luru ezigbo agha megide boko haram. GEJ enweghi oku na obodo ya bu Otueke. Tufiakwa. GEJ aruchabeghi uzo siri na lagos rue PH n'ubochi taa. GEJ abughi ajo mmadu kama onweghi ezigbo nguzo. Buhari abughi chukwu kama anam eche na o ga eme ofuma karia ya. |
Re: Buhari; Ndigbo Nile Biko Bianu O. by Longeria(m): 12:37pm On Jan 22, 2015 |
emiye:Anu ohia ka ibu. 2 Likes |
Re: Buhari; Ndigbo Nile Biko Bianu O. by Nobody: 12:38pm On Jan 22, 2015 |
5 Likes
|
Re: Buhari; Ndigbo Nile Biko Bianu O. by emiye(m): 12:38pm On Jan 22, 2015 |
Longeria: Mechionu ! |
Re: Buhari; Ndigbo Nile Biko Bianu O. by Arysexy(m): 12:49pm On Jan 22, 2015 |
Unu amaghi na ndi ofe na acho isi uzo owele were nweta ochichi ma buhari nwuo. Ebele umu igbo na akwado apc emegbugo mu. Ndia ga eme igbo aru ma fa nweta ochichi. Tinubu anya awo choro iji aghugho nye ndi be fa ochichi, na agbanyehi na obj achibugo. Umu igbo tete nu na ura, GEJ ka mma, anyi ga enweta uru na aka GEJ karia na aka buhari. Ndiwugwu na afu umu igbo dika infidel, maka na anyi adiro aku isi na ala. Binye aka na umbrella malaria odimma ndigbo |
(1) (2) (3) (4) (5) (6) (7) (8) (9) (10) ... (13) (Reply)
Oduduwa Isn't The Father Of The 'Yorubas' / Ibadan Students Visit Ooni Of Ife In His Palace -Photos / Otu Nzuzo: A Discussion Of Secret Cults In Igbo Language
(Go Up)
Sections: politics (1) business autos (1) jobs (1) career education (1) romance computers phones travel sports fashion health religion celebs tv-movies music-radio literature webmasters programming techmarket Links: (1) (2) (3) (4) (5) (6) (7) (8) (9) (10) Nairaland - Copyright © 2005 - 2024 Oluwaseun Osewa. All rights reserved. See How To Advertise. 44 |