Welcome, Guest: Register On Nairaland / LOGIN! / Trending / Recent / NewStats: 3,201,878 members, 7,980,068 topics. Date: Sunday, 20 October 2024 at 03:00 AM |
Nairaland Forum / Nairaland / General / Culture / Buhari; Ndigbo Nile Biko Bianu O. (22707 Views)
Henry Chibueze Onwughalu Is Dead (Eze Ndigbo In China Dies) / Izuchukwu Nwajiaku Dies In Malaysia (Eze Ndigbo 1 Of Malaysia) / Oge Ndi Igbo. Umu Igbo Bianu Ka Anyi Kparita Uka. Udo Di!!! (2) (3) (4)
(1) (2) (3) (4) (5) (6) (7) (8) (9) (10) ... (13) (Reply) (Go Down)
Re: Buhari; Ndigbo Nile Biko Bianu O. by mikeywise(m): 12:50pm On Jan 22, 2015 |
abum nwafor Igbo, na mpaghara Ohuhu nke no na Umuahia North nke Abia state agama tunyere nwa amadi ahu nke ana kpo General Mahammadu Buhari votu mu, na ndoro ndoro ochichi nke alanyi. Udo diri unu. |
Re: Buhari; Ndigbo Nile Biko Bianu O. by Nobody: 12:50pm On Jan 22, 2015 |
iamrealdeji: Onye wu onye a? Oooh owu onye ofe... Ogini ka o na ako self? Si ebe a puo osiso. Or i cho kam we iwe gi akam pigwakwa gi onu? |
Re: Buhari; Ndigbo Nile Biko Bianu O. by Longeria(m): 12:54pm On Jan 22, 2015 |
emiye:Emechila m onu, mana oga emepe iji wee chia unu ochi. 1 Like |
Re: Buhari; Ndigbo Nile Biko Bianu O. by Arysexy(m): 12:58pm On Jan 22, 2015 |
Itibolibo agaghi achi anyi 1 Like 1 Share
|
Re: Buhari; Ndigbo Nile Biko Bianu O. by Longeria(m): 12:58pm On Jan 22, 2015 |
egift:Mechionu gi ebe ahu. Buhari bu onye iro Ndi Igbo. Gwam ihe o mere Ndi Igbo mgbe obu PTF CHAIRMAN. 1 Like 1 Share |
Re: Buhari; Ndigbo Nile Biko Bianu O. by Nobody: 1:02pm On Jan 22, 2015 |
all these fake igbos here 2 Likes |
Re: Buhari; Ndigbo Nile Biko Bianu O. by Nobody: 1:02pm On Jan 22, 2015 |
1 Like
|
Re: Buhari; Ndigbo Nile Biko Bianu O. by Arysexy(m): 1:07pm On Jan 22, 2015 |
Nwa amaro ife oga achi anyi? Mbanu! Chukwu aju. 2 Likes 1 Share
|
Re: Buhari; Ndigbo Nile Biko Bianu O. by emiye(m): 1:09pm On Jan 22, 2015 |
Longeria: Buhari ga-achi Nigeria 2015 |
Re: Buhari; Ndigbo Nile Biko Bianu O. by Arysexy(m): 1:10pm On Jan 22, 2015 |
Ewu awusa tinyere Ekwueme na ulo nkporo ma duru shagari dukpuo na ulo na enyeju ya afo oga achi anyi? Mbanu! Tufiakwa 5 Likes 1 Share
|
Re: Buhari; Ndigbo Nile Biko Bianu O. by OgologoDimkpa: 1:17pm On Jan 22, 2015 |
Unemadu: |
Re: Buhari; Ndigbo Nile Biko Bianu O. by OgologoDimkpa: 1:20pm On Jan 22, 2015 |
emiye:Taa! Mechie onu gi ebe afu. Nwa efulefu di ka gi 4 Likes |
Re: Buhari; Ndigbo Nile Biko Bianu O. by OgologoDimkpa: 1:22pm On Jan 22, 2015 |
FKO81:Ise!!!! 5 Likes |
Re: Buhari; Ndigbo Nile Biko Bianu O. by reezee: 1:22pm On Jan 22, 2015 |
AlfaSeltzer:lol I translated it and it didnt make sense |
Re: Buhari; Ndigbo Nile Biko Bianu O. by OgologoDimkpa: 1:23pm On Jan 22, 2015 |
ANAMBRA11:Google translator na akuziri ya Igbo. O dara ada! 5 Likes |
Re: Buhari; Ndigbo Nile Biko Bianu O. by mekadinho(f): 1:24pm On Jan 22, 2015 |
kay1one:Hahaha...... Buhari bu nwanne Shekau, Onye isi ndi boko haram. GEJ until Nwanyi achi Kano state. 5 Likes |
Re: Buhari; Ndigbo Nile Biko Bianu O. by Longeria(m): 1:25pm On Jan 22, 2015 |
egift:Dika ojiri tuo ALEX EKWUEME nkporo afo Otu nari na iri (110 years), ma were nwanne ya bu shagari tinye n'ulo (house arrest) GEJ ruo afo 2019. 5 Likes |
Re: Buhari; Ndigbo Nile Biko Bianu O. by OgologoDimkpa: 1:25pm On Jan 22, 2015 |
customized13:Eziokwu ka-ikwuru. Buhar bu ajo mmadu. Mgbaghara adighi na dictionary ya |
Re: Buhari; Ndigbo Nile Biko Bianu O. by OgologoDimkpa: 1:26pm On Jan 22, 2015 |
mekadinho:Eziokwu, o bu Buhari bidoro Bokoharam na obodo Naijiria. onye obula ma nkea. GEJ ga-achi Naijiria ruo na afo 2019!!! 3 Likes |
Re: Buhari; Ndigbo Nile Biko Bianu O. by FKO81(m): 1:26pm On Jan 22, 2015 |
customized13:Don't mind them they can fake Igbo online but not with PVC. Igbo bu Igbo GEJ ka anyi ga eso maka odima ndi Igbo, ndi awusa na ndi ofe na akpa nkata ka ha megide Umu afor Igbo, Obi adiro ndi ofe mma maka GEJ na akwado ndi Igbo, nwa afor Igbo obula na akwado Buhari ise adiro onye ahu ma, if I have my way I will use that person to practice suicide bombing . 6 Likes |
Re: Buhari; Ndigbo Nile Biko Bianu O. by shineeye: 1:27pm On Jan 22, 2015 |
Biko cheta kwa nu na ndi united nation dokwara anyi aka na nti si anyi anwa kwa na anwa tuyere pati ndi ofe na ndi ugwu ma oburu na achoro odimma nijeria 2 Likes |
Re: Buhari; Ndigbo Nile Biko Bianu O. by emiye(m): 1:28pm On Jan 22, 2015 |
OgologoDimkpa: na-eme ka mkpọtụ, na February 2015. GMB 2015. na ị na-a bigot / tribalist |
Re: Buhari; Ndigbo Nile Biko Bianu O. by OgologoDimkpa: 1:29pm On Jan 22, 2015 |
FKO81:Ezi okwu ka-ikwuru. ony Igbo obula na-akwado Buhari bu nwa efulefu-(my mama tell me say I be Ibo) 5 Likes |
Re: Buhari; Ndigbo Nile Biko Bianu O. by Dbboy(m): 1:30pm On Jan 22, 2015 |
Nga atuyere nwanne ayi GEJ. Buhari ewe Ebe OJi azu Eje. 6 Likes |
Re: Buhari; Ndigbo Nile Biko Bianu O. by shineeye: 1:30pm On Jan 22, 2015 |
emiye:onnwero ihe dika tribalist buhari akago nka oge eteghi anya oma echeta si aha umu ya nile biko mere nijeria ebere ndi ofe achogho ka nijeria di mma 4 Likes |
Re: Buhari; Ndigbo Nile Biko Bianu O. by OgologoDimkpa: 1:30pm On Jan 22, 2015 |
emiye:Yes, mmpotu m na-eme bu maka na Buhari agaghi achinata obodo Nijiiria! O dara ada, o ga-adakwa ozo rue mgbe ebighebi 3 Likes |
Re: Buhari; Ndigbo Nile Biko Bianu O. by emiye(m): 1:37pm On Jan 22, 2015 |
OgologoDimkpa:Jonathan bụ a odida, o dighi Niger bridge. Igbo now-eme dị ka ijaw ohu, ị bụ ezigbo efulefu. |
Re: Buhari; Ndigbo Nile Biko Bianu O. by Arysexy(m): 1:37pm On Jan 22, 2015 |
OgologoDimkpa: Amen! Buhari adabago na potopoto.
|
Re: Buhari; Ndigbo Nile Biko Bianu O. by Arysexy(m): 1:39pm On Jan 22, 2015 |
[s] emiye:[/s] Translator na eme gi aru 7 Likes
|
Re: Buhari; Ndigbo Nile Biko Bianu O. by shineeye: 1:43pm On Jan 22, 2015 |
emiye:O gi bu onye choro ka umu igbo taa afufu, O ma adi kwara gi mma 7 Likes 1 Share |
Re: Buhari; Ndigbo Nile Biko Bianu O. by OgologoDimkpa: 1:45pm On Jan 22, 2015 |
emiye:Ekwetaro m na I bu nwafo Igbo, kama ihe m choro igwa gi bu na Buhari di ka ihe ruru aru na-ebe ndiigbo no. Biko wepu aka enwe n'ofe tupu oghoro aka mmadu---it is an adage but go figure 5 Likes |
(1) (2) (3) (4) (5) (6) (7) (8) (9) (10) ... (13) (Reply)
Why Our English Speaking Brothers Think Cameroon Is A West African Country / 5 Foreign Countries That Speaks YORUBA, No. 3 Use It As Official Language / Why Do Yoruba Guys Marry Igbo Girls?
Viewing this topic: 1 guest(s)
(Go Up)
Sections: politics (1) business autos (1) jobs (1) career education (1) romance computers phones travel sports fashion health religion celebs tv-movies music-radio literature webmasters programming techmarket Links: (1) (2) (3) (4) (5) (6) (7) (8) (9) (10) Nairaland - Copyright © 2005 - 2024 Oluwaseun Osewa. All rights reserved. See How To Advertise. 40 |