Welcome, Guest: Register On Nairaland / LOGIN! / Trending / Recent / New
Stats: 3,195,907 members, 7,959,835 topics. Date: Friday, 27 September 2024 at 08:19 AM

Buhari; Ndigbo Nile Biko Bianu O. - Culture (5) - Nairaland

Nairaland Forum / Nairaland / General / Culture / Buhari; Ndigbo Nile Biko Bianu O. (22620 Views)

Henry Chibueze Onwughalu Is Dead (Eze Ndigbo In China Dies) / Izuchukwu Nwajiaku Dies In Malaysia (Eze Ndigbo 1 Of Malaysia) / Oge Ndi Igbo. Umu Igbo Bianu Ka Anyi Kparita Uka. Udo Di!!! (2) (3) (4)

(1) (2) (3) (4) (5) (6) (7) (8) (9) (10) ... (13) (Reply) (Go Down)

Re: Buhari; Ndigbo Nile Biko Bianu O. by mikeywise(m): 12:50pm On Jan 22, 2015
abum nwafor Igbo,
na mpaghara Ohuhu nke no na Umuahia North nke Abia state
agama tunyere nwa amadi ahu nke ana kpo General Mahammadu Buhari votu mu,
na ndoro ndoro ochichi nke alanyi.
Udo diri unu.
Re: Buhari; Ndigbo Nile Biko Bianu O. by Nobody: 12:50pm On Jan 22, 2015
iamrealdeji:
All yall Igbo folks translating Igbo with Igbo,translate this damn statement to English and let's know your impact on nairaland,this is not a thread to start speaking your language but to enlighten us on what he said

Onye wu onye a? Oooh owu onye ofe... grin Ogini ka o na ako self? Si ebe a puo osiso. Or i cho kam we iwe gi akam pigwakwa gi onu? angry
Re: Buhari; Ndigbo Nile Biko Bianu O. by Longeria(m): 12:54pm On Jan 22, 2015
emiye:


Mechionu !
Emechila m onu, mana oga emepe iji wee chia unu ochi.

1 Like

Re: Buhari; Ndigbo Nile Biko Bianu O. by Arysexy(m): 12:58pm On Jan 22, 2015
Itibolibo agaghi achi anyi

1 Like 1 Share

Re: Buhari; Ndigbo Nile Biko Bianu O. by Longeria(m): 12:58pm On Jan 22, 2015
egift:
Buhari bu enyi Ndigbo. Buhari gacha, oburu Ndigbo. Jonathan nwa ala mmiri ga ala mbuchi Valentine.



Onye ihe bayere ya di Ndigbo mma. Aligbo nime na akwado Buhari.
Mechionu gi ebe ahu. Buhari bu onye iro Ndi Igbo. Gwam ihe o mere Ndi Igbo mgbe obu PTF CHAIRMAN.

1 Like 1 Share

Re: Buhari; Ndigbo Nile Biko Bianu O. by Nobody: 1:02pm On Jan 22, 2015
all these fake igbos here

2 Likes

Re: Buhari; Ndigbo Nile Biko Bianu O. by Nobody: 1:02pm On Jan 22, 2015
wink

1 Like

Re: Buhari; Ndigbo Nile Biko Bianu O. by Arysexy(m): 1:07pm On Jan 22, 2015
Nwa amaro ife oga achi anyi? Mbanu! Chukwu aju.

2 Likes 1 Share

Re: Buhari; Ndigbo Nile Biko Bianu O. by emiye(m): 1:09pm On Jan 22, 2015
Longeria:
Emechila m onu, mana oga emepe iji wee chia unu ochi.

Buhari ga-achi Nigeria 2015
Re: Buhari; Ndigbo Nile Biko Bianu O. by Arysexy(m): 1:10pm On Jan 22, 2015
Ewu awusa tinyere Ekwueme na ulo nkporo ma duru shagari dukpuo na ulo na enyeju ya afo oga achi anyi?

Mbanu! Tufiakwa

5 Likes 1 Share

Re: Buhari; Ndigbo Nile Biko Bianu O. by OgologoDimkpa: 1:17pm On Jan 22, 2015
Unemadu:
Agam atunyere ekwensu vote? Wawa.
grin
Re: Buhari; Ndigbo Nile Biko Bianu O. by OgologoDimkpa: 1:20pm On Jan 22, 2015
emiye:
Igwe Buhari

GEJ bu diokpara ekwensu sad wink
Taa! Mechie onu gi ebe afu.
Nwa efulefu di ka gi embarassed embarassed

4 Likes

Re: Buhari; Ndigbo Nile Biko Bianu O. by OgologoDimkpa: 1:22pm On Jan 22, 2015
FKO81:
[s][/s]
Kama Buhari ga achi Nigeria si kewa obodo Nigeria.
Ise!!!!

5 Likes

Re: Buhari; Ndigbo Nile Biko Bianu O. by reezee: 1:22pm On Jan 22, 2015
AlfaSeltzer:


Hehehe. cheesy

I'm having fun copying and pasting the posts here into google translator.
lol I translated it and it didnt make sense
Re: Buhari; Ndigbo Nile Biko Bianu O. by OgologoDimkpa: 1:23pm On Jan 22, 2015
ANAMBRA11:
ogini nwa na ASUU sef? Idi kwa sure ibu onye igbo?
Google translator na akuziri ya Igbo.
O dara ada!

5 Likes

Re: Buhari; Ndigbo Nile Biko Bianu O. by mekadinho(f): 1:24pm On Jan 22, 2015
kay1one:
Ke onye bu buhari? Biko gej (ebele) ruo 2019!
Hahaha...... Buhari bu nwanne Shekau, Onye isi ndi boko haram. GEJ until Nwanyi achi Kano state.

5 Likes

Re: Buhari; Ndigbo Nile Biko Bianu O. by Longeria(m): 1:25pm On Jan 22, 2015
egift:


Ekwensu, ibu onye asi. Buhari ga akwado Ndigbo ofuma.
Dika ojiri tuo ALEX EKWUEME nkporo afo Otu nari na iri (110 years), ma were nwanne ya bu shagari tinye n'ulo (house arrest)

GEJ ruo afo 2019.

5 Likes

Re: Buhari; Ndigbo Nile Biko Bianu O. by OgologoDimkpa: 1:25pm On Jan 22, 2015
customized13:
Achogi m ya. Hana turu ajo nmuo vote maka gini mere?

Unu tuoro Jonathan vote unu, buhari afighi ndigbo naya. Shikom
Eziokwu ka-ikwuru.
Buhar bu ajo mmadu.
Mgbaghara adighi na dictionary ya sad
Re: Buhari; Ndigbo Nile Biko Bianu O. by OgologoDimkpa: 1:26pm On Jan 22, 2015
mekadinho:

Hahaha...... Buhari bu nwanne Shekau, Onye isi ndi boko haram. GEJ until Nwanyi achi Kano state.
Eziokwu, o bu Buhari bidoro Bokoharam na obodo Naijiria.
onye obula ma nkea.

GEJ ga-achi Naijiria ruo na afo 2019!!!

3 Likes

Re: Buhari; Ndigbo Nile Biko Bianu O. by FKO81(m): 1:26pm On Jan 22, 2015
customized13:
all these fake igbos here
Don't mind them they can fake Igbo online but not with PVC.

Igbo bu Igbo GEJ ka anyi ga eso maka odima ndi Igbo, ndi awusa na ndi ofe na akpa nkata ka ha megide Umu afor Igbo, Obi adiro ndi ofe mma maka GEJ na akwado ndi Igbo, nwa afor Igbo obula na akwado Buhari ise adiro onye ahu ma, if I have my way I will use that person to practice suicide bombing grin .

6 Likes

Re: Buhari; Ndigbo Nile Biko Bianu O. by shineeye: 1:27pm On Jan 22, 2015
Biko cheta kwa nu na ndi united nation dokwara anyi aka na nti si anyi anwa kwa na anwa tuyere pati ndi ofe na ndi ugwu ma oburu na achoro odimma nijeria

2 Likes

Re: Buhari; Ndigbo Nile Biko Bianu O. by emiye(m): 1:28pm On Jan 22, 2015
OgologoDimkpa:
Taa! Mechie onu gi ebe afu.
Nwa efulefu di ka gi embarassed embarassed

na-eme ka mkpọtụ, na February 2015. GMB 2015.

na ị na-a bigot / tribalist
Re: Buhari; Ndigbo Nile Biko Bianu O. by OgologoDimkpa: 1:29pm On Jan 22, 2015
FKO81:

Don't mind them they can fake Igbo online but not with PVC.

Igbo bu Igbo GEJ ka anyi ga eso maka odima ndi Igbo, ndi awusa na ndi ofe na akpa nkata ka ha megide Umu afor Igbo, Obi adiro ndi ofe mma maka GEJ na akwado ndi Igbo, nwa afor Igbo obula na akwado Buhari ise adiro onye ahu ma, if I have my way I will use that person and learn how to practice suiside bombing grin .
Ezi okwu ka-ikwuru.
ony Igbo obula na-akwado Buhari bu nwa efulefu-(my mama tell me say I be Ibo) embarassed

5 Likes

Re: Buhari; Ndigbo Nile Biko Bianu O. by Dbboy(m): 1:30pm On Jan 22, 2015
Nga atuyere nwanne ayi GEJ. Buhari ewe Ebe OJi azu Eje.

6 Likes

Re: Buhari; Ndigbo Nile Biko Bianu O. by shineeye: 1:30pm On Jan 22, 2015
emiye:


na-eme ka mkpọtụ, na February 2015. GMB 2015.

na ị na-a bigot / tribalist
onnwero ihe dika tribalist buhari akago nka oge eteghi anya oma echeta si aha umu ya nile biko mere nijeria ebere ndi ofe achogho ka nijeria di mma

4 Likes

Re: Buhari; Ndigbo Nile Biko Bianu O. by OgologoDimkpa: 1:30pm On Jan 22, 2015
emiye:


na-eme ka mkpọtụ, na February 2015. GMB 2015.

na ị na-a bigot / tribalist
Yes, mmpotu m na-eme bu maka na Buhari agaghi achinata obodo Nijiiria!
O dara ada, o ga-adakwa ozo rue mgbe ebighebi embarassed

3 Likes

Re: Buhari; Ndigbo Nile Biko Bianu O. by emiye(m): 1:37pm On Jan 22, 2015
OgologoDimkpa:

Yes, mmpotu m na-eme bu maka na Buhari agaghi achinata obodo Nijiiria!
O dara ada, o ga-adakwa ozo rue mgbe ebighebi embarassed
Jonathan bụ a odida, o dighi Niger bridge.

Igbo now-eme dị ka ijaw ohu, ị bụ ezigbo efulefu.
Re: Buhari; Ndigbo Nile Biko Bianu O. by Arysexy(m): 1:37pm On Jan 22, 2015
OgologoDimkpa:

Yes, mmpotu m na-eme bu maka na Buhari agaghi achinata obodo Nijiiria!
O dara ada, o ga-adakwa ozo rue mgbe ebighebi embarassed

Amen!

Buhari adabago na potopoto.

Re: Buhari; Ndigbo Nile Biko Bianu O. by Arysexy(m): 1:39pm On Jan 22, 2015
[s]
emiye:

Jonathan bụ a odida, o dighi Niger bridge.

Igbo now-eme dị ka ijaw ohu, ị bụ ezigbo efulefu.
[/s]

Translator na eme gi aru

7 Likes

Re: Buhari; Ndigbo Nile Biko Bianu O. by shineeye: 1:43pm On Jan 22, 2015
emiye:

Jonathan bụ a odida, o dighi Niger bridge.

Igbo now-eme dị ka ijaw ohu, ị bụ ezigbo efulefu.
O gi bu onye choro ka umu igbo taa afufu, O ma adi kwara gi mma

7 Likes 1 Share

Re: Buhari; Ndigbo Nile Biko Bianu O. by OgologoDimkpa: 1:45pm On Jan 22, 2015
emiye:

Jonathan bụ a odida, o dighi Niger bridge.

Igbo now-eme dị ka ijaw ohu, ị bụ ezigbo efulefu.
Ekwetaro m na I bu nwafo Igbo, kama ihe m choro igwa gi bu na
Buhari di ka ihe ruru aru na-ebe ndiigbo no.

Biko wepu aka enwe n'ofe tupu oghoro aka mmadu---it is an adage but go figure embarassed

5 Likes

(1) (2) (3) (4) (5) (6) (7) (8) (9) (10) ... (13) (Reply)

Oduduwa Isn't The Father Of The 'Yorubas' / Ibadan Students Visit Ooni Of Ife In His Palace -Photos / Otu Nzuzo: A Discussion Of Secret Cults In Igbo Language

(Go Up)

Sections: politics (1) business autos (1) jobs (1) career education (1) romance computers phones travel sports fashion health
religion celebs tv-movies music-radio literature webmasters programming techmarket

Links: (1) (2) (3) (4) (5) (6) (7) (8) (9) (10)

Nairaland - Copyright © 2005 - 2024 Oluwaseun Osewa. All rights reserved. See How To Advertise. 27
Disclaimer: Every Nairaland member is solely responsible for anything that he/she posts or uploads on Nairaland.