Welcome, Guest: Register On Nairaland / LOGIN! / Trending / Recent / NewStats: 3,201,872 members, 7,980,040 topics. Date: Sunday, 20 October 2024 at 12:55 AM |
Nairaland Forum / Nairaland / General / Culture / Buhari; Ndigbo Nile Biko Bianu O. (22703 Views)
Henry Chibueze Onwughalu Is Dead (Eze Ndigbo In China Dies) / Izuchukwu Nwajiaku Dies In Malaysia (Eze Ndigbo 1 Of Malaysia) / Oge Ndi Igbo. Umu Igbo Bianu Ka Anyi Kparita Uka. Udo Di!!! (2) (3) (4)
(1) (2) (3) (4) (5) (6) (7) (8) (9) (10) ... (13) (Reply) (Go Down)
Re: Buhari; Ndigbo Nile Biko Bianu O. by emiye(m): 1:46pm On Jan 22, 2015 |
Igbo ike ime ka president na-alụ ọgụ ndị ọzọ. na PDP ruo mgbe 2027. na APC ruo mgbe 2019 |
Re: Buhari; Ndigbo Nile Biko Bianu O. by FKO81(m): 1:48pm On Jan 22, 2015 |
Arysexy:They can fake Igbo online to comment or like picture anofia bu Buhari egift posted but not with PVC on election day. 4 Likes |
Re: Buhari; Ndigbo Nile Biko Bianu O. by OgologoDimkpa: 1:48pm On Jan 22, 2015 |
emiye:Okwu gi a akwuro oto ma oli. I doubt if you're an Igbo person as what you wrote has no meaning Igbo google translator have finished you 7 Likes |
Re: Buhari; Ndigbo Nile Biko Bianu O. by Nobody: 1:52pm On Jan 22, 2015 |
OgologoDimkpa:mgbahara bu alu na dictionary buhari na, anyi mekite me ka buhari buru president, ihe ojo g'eme na obodo anyi nigeria. Buhari gaa pigbuo umu nidigbo. 1 Like |
Re: Buhari; Ndigbo Nile Biko Bianu O. by CzarChris(m): 1:52pm On Jan 22, 2015 |
Arysexy:Nna Obi adigha gi mma ooo, hapu anumpam ahu. Akwa buhari o na aluru ogu nwere A1 na igbo exam olere nke ya na onwe ya lere odika o bu A0 ka onwere. O bu ya onye ya bu efulefu. 4 Likes |
Re: Buhari; Ndigbo Nile Biko Bianu O. by emiye(m): 1:53pm On Jan 22, 2015 |
shineeye: Life is not just about the present, think like Eze Gburugburu na. |
Re: Buhari; Ndigbo Nile Biko Bianu O. by OgologoDimkpa: 1:55pm On Jan 22, 2015 |
customized13:Chukwu agaghi ekwenata ka Buhari buru onye Isi ala Naijiria. Otego o dabara, o ga-adakwa ozo! 4 Likes |
Re: Buhari; Ndigbo Nile Biko Bianu O. by Nobody: 1:57pm On Jan 22, 2015 |
FKO81:infact, okwesiri ka anyi kpochie onyigbo obula kwadoro buhari na jail. 7 Likes |
Re: Buhari; Ndigbo Nile Biko Bianu O. by egift(m): 1:58pm On Jan 22, 2015 |
FKO81: Aligbo ga kwado Mazi Okechukwu Buhari. Ihe gbasara Ndigbo na emetu Buhari na obi. SING: Buhari, Buhari, Buhari ka anyi ga eso, ma ona eje-eje, ma ona alo-alo, Buhari ka anyi ge eso! |
Re: Buhari; Ndigbo Nile Biko Bianu O. by emiye(m): 2:01pm On Jan 22, 2015 |
OgologoDimkpa: it simply means if Igbo will ever become head of naija, is it PDP until 2027 or APC until 2019 |
Re: Buhari; Ndigbo Nile Biko Bianu O. by shineeye: 2:02pm On Jan 22, 2015 |
emiye:nwokem sua na igbo abu mu onye nze na ozo, O buru na ibu efulefu je si azu ulo baa be nna gi inugo? 7 Likes 1 Share |
Re: Buhari; Ndigbo Nile Biko Bianu O. by OgologoDimkpa: 2:03pm On Jan 22, 2015 |
shineeye: 1 Like |
Re: Buhari; Ndigbo Nile Biko Bianu O. by Nobody: 2:03pm On Jan 22, 2015 |
OgologoDimkpa:amim, odikwa mkpa ka anyi puta ezi ehi aga eme election bia tuo vote ooooo muwa jikwa voters card mu naka, oma dika anyi ne tu onu ebae. 4 Likes |
Re: Buhari; Ndigbo Nile Biko Bianu O. by Longeria(m): 2:03pm On Jan 22, 2015 |
egift:Iga enwe Obi ngbawa n'ubochi valentine ahu. |
Re: Buhari; Ndigbo Nile Biko Bianu O. by fairprince(m): 2:04pm On Jan 22, 2015 |
Biko Onye obula choro ide ihe n'ebea a, ya dekwa ya ofuma. O na-ghi amasi m na otutu umunne m ebe a na ede edide ha na uzo na-adighi nma. I ga eji ezigbo rikom na tensi na ede ihe I na ede ka anyi nwere ike ghota ofuma. Deme deme! 3 Likes |
Re: Buhari; Ndigbo Nile Biko Bianu O. by OgologoDimkpa: 2:07pm On Jan 22, 2015 |
customized13:I lost mine to pick pockets but currently in the process of getting the duplicate copy. I've been given the temporary one from INEC office but promised to be contacted as soon as the duplicate copy is ready |
Re: Buhari; Ndigbo Nile Biko Bianu O. by Nobody: 2:11pm On Jan 22, 2015 |
fairprince:biko nwanne m, nne dekwa nkem ofuma? maka mua emeghi asusu-igbo na ulo akwukwo ngara na ala ndi-ofe, o soso asusu yoruba ka anyi mere. |
Re: Buhari; Ndigbo Nile Biko Bianu O. by egift(m): 2:11pm On Jan 22, 2015 |
Longeria: Valentine 2015 bu oge awuri. Ndi obodo Nigeria na akwado Gen. Buhari ka oburu onyi ga achi Nigeria. Anyi na asi ya gawa na iru. Sai Buhari. |
Re: Buhari; Ndigbo Nile Biko Bianu O. by Nobody: 2:12pm On Jan 22, 2015 |
OgologoDimkpa:ngwanu nnwane m, biko gbali a wete voters card ahu, odi mkpa. |
Re: Buhari; Ndigbo Nile Biko Bianu O. by OgologoDimkpa: 2:13pm On Jan 22, 2015 |
customized13:Eziokwu, a na m achusi ya ike. A ga m aga ebe ahu na izu na abia abia |
Re: Buhari; Ndigbo Nile Biko Bianu O. by fairprince(m): 2:13pm On Jan 22, 2015 |
O ga- amasikwanu m ka Onye nhazi ihe (modureto) buru arumaru Uka anyi a ga n'oche ihu (furontupeji). Kaa Chukwu mezie okwu. 5 Likes |
Re: Buhari; Ndigbo Nile Biko Bianu O. by iamrealdeji(m): 2:15pm On Jan 22, 2015 |
rudedough:Who's pigwakwa,you're the pig |
Re: Buhari; Ndigbo Nile Biko Bianu O. by iamrealdeji(m): 2:15pm On Jan 22, 2015 |
rudedough:Who's pigwakwa?you're the pig and not me |
Re: Buhari; Ndigbo Nile Biko Bianu O. by FKO81(m): 2:15pm On Jan 22, 2015 |
[s] egift:[/s] Buhari gi ibu onyi ise ala na your family 2 Likes |
Re: Buhari; Ndigbo Nile Biko Bianu O. by Nobody: 2:15pm On Jan 22, 2015 |
OgologoDimkpa:confirm. |
Re: Buhari; Ndigbo Nile Biko Bianu O. by OgologoDimkpa: 2:21pm On Jan 22, 2015 |
Seun, Obinoscopy, Myd44, Ishilove--- abeg, front page please. 5 Likes |
Re: Buhari; Ndigbo Nile Biko Bianu O. by fairprince(m): 2:32pm On Jan 22, 2015 |
[quote author=customized13 post=30028420]biko nwanne m, nne dekwa nkem ofuma? maka mua emeghi asusu-igbo na ulo akwukwo ngara na ala ndi-ofe, o soso asusu yoruba ka anyi mere.[/quote. Nwanne Ukwu I detara ofuma ofuma. O nweghi onye obula di kpom kwem ma obu karacha ma ihe. Anyi dum na-achokwa imuta amuta. Chukwu gozie gi ma gozikwa ezi na ulo gi. Ese dada |
Re: Buhari; Ndigbo Nile Biko Bianu O. by Ojiofor: 2:38pm On Jan 22, 2015 |
Olukwu Buhari adago kpam kpam...onye ochi agha awusa obula so we luo ogu nigeria na biafra agaghi achi anyi ozo. GEJ bu egwu eji GEJ ka anyi go eso na afo 2015 ruo afo 2019 site na ike nke onye nwe anyi. 5 Likes 1 Share |
Re: Buhari; Ndigbo Nile Biko Bianu O. by tonychristopher: 2:43pm On Jan 22, 2015 |
Battle Front Twitter – PDP, APC rage over Kano campaign photo Who is faking who?! Google drills media practitioners on modern ICT tools Buhari will win on social media, but Jonathan will be sworn in by May www.itedgenews.com |
Re: Buhari; Ndigbo Nile Biko Bianu O. by tonychristopher: 2:45pm On Jan 22, 2015 |
Amaghi m ife mele ndi igbo jiri ezuzu.. kedu nke bu I support buhari.. ihe ojoo na esi isi Buhari abughi madu 6 Likes |
Re: Buhari; Ndigbo Nile Biko Bianu O. by Nobody: 2:51pm On Jan 22, 2015 |
tonychristopher:Buhari bu anuofia. onye ahu maa hate che ndiigbo eh! o nani ndiigbo efulefu ga kwadoro BUhari. Thunder gbagbuo onye igbo chori turu buhari vote.....amim 7 Likes |
Re: Buhari; Ndigbo Nile Biko Bianu O. by otil1: 3:01pm On Jan 22, 2015 |
egift: Nnukwu asi!! Buhari chisia oburu Ndi ofe. Ya kpatara onye ofe ji buru onye osotenya |
(1) (2) (3) (4) (5) (6) (7) (8) (9) (10) ... (13) (Reply)
Igede, The Untold Story Of A Golden Tribe And Our Aspirations / Why Our English Speaking Brothers Think Cameroon Is A West African Country / 5 Foreign Countries That Speaks YORUBA, No. 3 Use It As Official Language
(Go Up)
Sections: politics (1) business autos (1) jobs (1) career education (1) romance computers phones travel sports fashion health religion celebs tv-movies music-radio literature webmasters programming techmarket Links: (1) (2) (3) (4) (5) (6) (7) (8) (9) (10) Nairaland - Copyright © 2005 - 2024 Oluwaseun Osewa. All rights reserved. See How To Advertise. 34 |