Welcome, Guest: Register On Nairaland / LOGIN! / Trending / Recent / NewStats: 3,207,176 members, 7,998,062 topics. Date: Saturday, 09 November 2024 at 05:58 AM |
Nairaland Forum / Nairaland / General / Culture / Buhari; Ndigbo Nile Biko Bianu O. (22829 Views)
Henry Chibueze Onwughalu Is Dead (Eze Ndigbo In China Dies) / Izuchukwu Nwajiaku Dies In Malaysia (Eze Ndigbo 1 Of Malaysia) / Oge Ndi Igbo. Umu Igbo Bianu Ka Anyi Kparita Uka. Udo Di!!! (2) (3) (4)
(1) (2) (3) ... (6) (7) (8) (9) (10) (11) (12) (Reply) (Go Down)
Re: Buhari; Ndigbo Nile Biko Bianu O. by Nobody: 8:21pm On Jan 22, 2015 |
Thus thread should have been moved to the ethnic section. |
Re: Buhari; Ndigbo Nile Biko Bianu O. by Faun(m): 8:22pm On Jan 22, 2015 |
django1: Your life should have been moved to the prison section. 11 Likes |
Re: Buhari; Ndigbo Nile Biko Bianu O. by Aegon(m): 8:23pm On Jan 22, 2015 |
Abagworo:Umunnem oburu sooso maka Buhari onwereike okwe odidi, mana ndi Yoruba choro iji buhari were nachi anyi. ndi Yoruba bu ezigbote ndi iro anyi. ya mere mu Na ndi be anyi ji nakwado onyembammiri. obasanjo nakwado buhari maka Na ndi offemmanu gbaraya gburugburu, tinubu Na fashola Na abike dabiri Na osibanjo. Ndewo nu 6 Likes 1 Share |
Re: Buhari; Ndigbo Nile Biko Bianu O. by Abagworo(m): 8:23pm On Jan 22, 2015 |
Faun: Lies! Lets face issues please. No Hausa man seized any Igbo properties. Ma na ibia na ali iguocha ta ndi be Jonathan nochiri ulo ndi nnana ayi ruru na iguocha. Ha turu asi na obu ndi ihuruoha ma na o bu ndi Bayelsa meru ihe ojoo nkea. Onye agbata obi gi napuru gi ihe gi ka onye ugwu njo. Even in the 10 commandments "thou shalt not covet thy neighbour. |
Re: Buhari; Ndigbo Nile Biko Bianu O. by ammyluv2002(f): 8:24pm On Jan 22, 2015 |
shizzle11:kadu ihe nkporom ? |
Re: Buhari; Ndigbo Nile Biko Bianu O. by Nobody: 8:26pm On Jan 22, 2015 |
Faun: 1 Like
|
Re: Buhari; Ndigbo Nile Biko Bianu O. by GentleMimi: 8:26pm On Jan 22, 2015 |
shizzle11:Nwanne, ekene'm. Ele nke na'eme na dis place? Obukwa soso onye apari bu onye na'agaghi ama na GEJ bu isi okwu. Buhari di ka onye ga'anwu ta na echi. 4 Likes |
Re: Buhari; Ndigbo Nile Biko Bianu O. by Eziachi: 8:27pm On Jan 22, 2015 |
Faun:Ntu na asi bu ajo ife. Ikwusia ife ndia mbosi Uka ijee church kpokuwe Chukwu. Anom mu ndu na 1966. Amam ife bu ezi mere eme na asiri politics na ebute. Odi gi naka onye iga aturu vote, ma, iju ntu asi megide onye ozo awughi ihe nwa Chukwu kwesiri ina eme. Nyere onwe gi aka, ma chegharia. |
Re: Buhari; Ndigbo Nile Biko Bianu O. by shizzle11(m): 8:30pm On Jan 22, 2015 |
ammyluv2002:Adaoma kedu ka imere? achom ka itinye onu na ngbako nke'a. Nke abuo, achom ima ma imakwa ede edemede n'asusu igbo. Tupu mne echezo, okwa GEJ ruo afo 2015. 1 Like |
Re: Buhari; Ndigbo Nile Biko Bianu O. by Eziachi: 8:32pm On Jan 22, 2015 |
Aegon:Obu gini na egbochi Ndigbo iji Buhari were nachi unu dika ndi Yoruba? Mgbe Rochas putara, gini ka ikwuru? Kedu udi afa ikporo ya? Ife onye cho ka ofu. |
Re: Buhari; Ndigbo Nile Biko Bianu O. by Faun(m): 8:33pm On Jan 22, 2015 |
Abagworo: "Material properties can be lost and regained; but once you lose your life, you'll never get it back" I n'akolum maka 'mansion' ndi mbammili zuulu ezulu n'Iguocha; mana kedu maka umuIgbo PUKU IRI-ATO e gbulu na Zaria, Jos, Kaduna, Kano, Bauchi na Sokoto n'afo 1966, mgbe counter coup? O bu ndi Igbo anwa bu ndi soja melu coup? E nwelo ivhe y'emem atunyelu onye ugwu vootu mu. 5 Likes |
Re: Buhari; Ndigbo Nile Biko Bianu O. by shizzle11(m): 8:34pm On Jan 22, 2015 |
GentleMimi:Ochi atogbuolam Ezigbo ada, otekwana'o, aru adikwa? Okwu gi amaka, o kwu oto ka siga 3 Likes |
Re: Buhari; Ndigbo Nile Biko Bianu O. by Eziachi: 8:41pm On Jan 22, 2015 |
Donmarrius:Gini ka ighotara nwafor Igbo putara? Jonathan ina amanari enu, ruo tata, ndi Ijaw umunne ya ka ji ulo ndigbo na akpo ya abandoned property. Ulo nnam na Diobu St Port Harcourt so na imeya Onwe onye awusa any ma iji ulo ndi rue tata. Gini ka Ijaw mere anyi no oge agha? Ha awu umunne ka ha awu ndi iro soro ndi mba gbue anyi? Asi na onye nzuzu amaghi mgbe eburu ya gaa ama nna ya. |
Re: Buhari; Ndigbo Nile Biko Bianu O. by FKO81(m): 8:44pm On Jan 22, 2015 |
Aegon:Otu ekpem mmaya hero for you. 3 Likes |
Re: Buhari; Ndigbo Nile Biko Bianu O. by omonnakoda: 8:48pm On Jan 22, 2015 |
castrogee:That is the main problem with you folk :Empty boasting&always full of hubris.Ask your elders what happened the last time one of you boasted "Over our dead bodies" Buhari will rule if he does not another Northerner will. We have already made that decision after that they will hand over to Yoruba and you will be there shouting "Over our dead bodies". You sshould know by now how Nigeria works |
Re: Buhari; Ndigbo Nile Biko Bianu O. by Arysexy(m): 8:56pm On Jan 22, 2015 |
[s] omonnakoda:[/s] Nkita lacha gi anya 4 Likes |
Re: Buhari; Ndigbo Nile Biko Bianu O. by mrsheddy(m): 8:56pm On Jan 22, 2015 |
buhari o bu onye? Achoghi m onye ahu ooooo! Gej ruo mgbe buhari ga enweta asambodo nke primari. 5 Likes |
Re: Buhari; Ndigbo Nile Biko Bianu O. by asadike(f): 8:58pm On Jan 22, 2015 |
BuddahMonk:chai! Nwokeoma ina sa zi kwa m brain! |
Re: Buhari; Ndigbo Nile Biko Bianu O. by Arysexy(m): 9:01pm On Jan 22, 2015 |
Aegon: Nwanne ighotara ife ndi mmanu na atu anya ya. Imakwa na ndia na akwado onye ngbu buhari maka nwanne fa bu osibanjo, onye fa cho iji aghugho mee onye isi ala ma buhari nwuo na Ochichi. Fa cho ka fa si na obu tinubu buzi onye na echi eze na Nigeria. Chukwu ajugo Umu igbo na akwunyere apc amaro ife chacha 5 Likes 1 Share |
Re: Buhari; Ndigbo Nile Biko Bianu O. by omonnakoda: 9:03pm On Jan 22, 2015 |
Arysexy:Mechionu dia! Osu! |
Re: Buhari; Ndigbo Nile Biko Bianu O. by tonychristopher: 9:05pm On Jan 22, 2015 |
django1: Ikpu nne gi should also moved to tribal section Ewu Lagos 6 Likes |
Re: Buhari; Ndigbo Nile Biko Bianu O. by asadike(f): 9:05pm On Jan 22, 2015 |
shizzle11:nwa obodo oyibo mu, nwa biko eweniwe. Ubosi ozo, gi nwa ga bu onye nke mbu nga akpo. 2 Likes |
Re: Buhari; Ndigbo Nile Biko Bianu O. by FKO81(m): 9:06pm On Jan 22, 2015 |
Eziachi:Berem Berem Berem ugboro une ka mkporo gi plan unu NA Rochas agayi emezu na Ala Igbo, buru ya na uche kama Buhari ga emeri GEJ kama okewa obodo ah, ezigbo nsogbu ka adi na ala, nwanne ya nwoke bu onye ise ndi army, niger delta militants aganyi ekwe ka Buhari chia. 1 Like |
Re: Buhari; Ndigbo Nile Biko Bianu O. by tonychristopher: 9:07pm On Jan 22, 2015 |
Arysexy: Sabo dibara gbo na be anyi.. so chefuo ndi efulefu 2 Likes |
Re: Buhari; Ndigbo Nile Biko Bianu O. by tonychristopher: 9:09pm On Jan 22, 2015 |
FKO81: Akposi na berem nwanyi mgbu ebe a Agupugo ya na ndi ada Igbo 5 Likes |
Re: Buhari; Ndigbo Nile Biko Bianu O. by Nobody: 9:10pm On Jan 22, 2015 |
FKO81:Why are you disturbing my mentions? what is the problem? |
Re: Buhari; Ndigbo Nile Biko Bianu O. by Dbboy(m): 9:10pm On Jan 22, 2015 |
Eziachi: Nwannem I ga Ama anya efe ekuwala bia nu ugwu awusa obodo Bu jos I fu ulo Ndi nnwane anyi Ndi obodoa nochere sina na own nkeha. |
Re: Buhari; Ndigbo Nile Biko Bianu O. by FKO81(m): 9:11pm On Jan 22, 2015 |
omonnakoda:You will use groundnut and cow milk to fund your region just get ready. 3 Likes |
Re: Buhari; Ndigbo Nile Biko Bianu O. by tonychristopher: 9:13pm On Jan 22, 2015 |
Eziachi: Bia kedu ihe ina ako.. obu maka buhari... chefuo 2 Likes |
Re: Buhari; Ndigbo Nile Biko Bianu O. by tonychristopher: 9:15pm On Jan 22, 2015 |
FKO81: You shouldn't have responded that imp Biko suba igbo nna Otolo gbagbuo ya 3 Likes |
Re: Buhari; Ndigbo Nile Biko Bianu O. by Arysexy(m): 9:17pm On Jan 22, 2015 |
5 Likes |
Re: Buhari; Ndigbo Nile Biko Bianu O. by tonychristopher: 9:21pm On Jan 22, 2015 |
Faun: O I think I will buy you a good shot of remi martins.. nna gi muru gi Ima Ife 3 Likes |
(1) (2) (3) ... (6) (7) (8) (9) (10) (11) (12) (Reply)
7 Things Westerners Think When They Hear Africa / Ekpeye Masquerade Festival In Rivers State (Photos) / Akwa Ibom State Carnival 2017 (Photos)
(Go Up)
Sections: politics (1) business autos (1) jobs (1) career education (1) romance computers phones travel sports fashion health religion celebs tv-movies music-radio literature webmasters programming techmarket Links: (1) (2) (3) (4) (5) (6) (7) (8) (9) (10) Nairaland - Copyright © 2005 - 2024 Oluwaseun Osewa. All rights reserved. See How To Advertise. 46 |