Welcome, Guest: Register On Nairaland / LOGIN! / Trending / Recent / New
Stats: 3,183,545 members, 7,921,068 topics. Date: Wednesday, 14 August 2024 at 05:16 PM

Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady - Culture (217) - Nairaland

Nairaland Forum / Nairaland / General / Culture / Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady (299406 Views)

15 Reasons You Should Be Proud To Be A Nigerian(pics) / Igbo Kwenu! kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/Lady / Igbo Kwenu ! Kwenu Kwezo Nu ! Join Us If You Proud To Be An Igbo Guy/lady (2) (3) (4)

(1) (2) (3) ... (214) (215) (216) (217) (218) (219) (220) ... (227) (Reply) (Go Down)

Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by asadike(f): 12:06pm On Apr 21, 2015
toshmann:


Eziokwu ka m kwuru nu. Anaghi m atu ashi n'uwa m a. Ina acho igwa m na enwebeghi onye gwara gi na imaka? Chei! Owukwa jolosi ji ha aka o.

Infact, nani aka gi m hiri na profile-u gi, m jiri anya m ji ahu oka kara aka, hu na onye nwe akaa ga awuririla enenebe ejeghi olu, akwa ugo.
idikwa sure n'obu so aka mu ka ifuru, k'onwere ihe ozo so the aka?
Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by asadike(f): 12:09pm On Apr 21, 2015
tonychristopher:
NSOGBU ADIGHI

JUST KEEP TRYING, WE WILL LAUGH MANA NSOGBU ADIGHI

OBELE OBELE KA EJI ARA OFE DO PKU


MANA ICHOKWA PRIVATE IGBO LECTURES IN SENSUAL WAY, IKPOTURU M O


UDO DI


tony, ana mu enyo zi kwa gi enyo.
Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by colored(m): 12:11pm On Apr 21, 2015
Igbo kwenu!

2 Likes

Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by asadike(f): 12:13pm On Apr 21, 2015
BornSad:


O dika o bu onye ugwu.
nna biko ewekwana iwe mana afa gi a na tu kwa mu ujo

1 Like

Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by asadike(f): 12:15pm On Apr 21, 2015
tonychristopher:


ichoro ka m kuo preselect ibi?
kuo ro mia ezigbo ibi ga na akpu na ala.
Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by tonychristopher: 12:50pm On Apr 21, 2015
asadike:
kuo ro mia ezigbo ibi ga na akpu na ala.

Nsogbu adighi ..iga afu ka okpu amu ya ga adi mgbe na adighi anya
Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by tonychristopher: 12:52pm On Apr 21, 2015
asadike:
tony, ana mu enyo zi kwa gi enyo.

Kedu ihe mmere omalaicha?
Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by asadike(f): 1:04pm On Apr 21, 2015
tonychristopher:


Kedu ihe mmere omalaicha?
ichoziri ino na elu ute wee kuzie nwanem nwanyi asusu igbo? Biko ke dim okeikpu?
Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by tonychristopher: 1:51pm On Apr 21, 2015
asadike:
ichoziri ino na elu ute wee kuzie nwanem nwanyi asusu igbo? Biko ke dim okeikpu?

Okeipku di mma..obuna imaghi na enwere otu m ga esi emetu ile otu ya aka osuo igbo ngwangwa..metu onu ara ya aka osuba abakiliki..ntinye ngwo orum osuba uwa Nile..@h she will be billingual

Juo ndi guru linguistic igbo na Alvan ikoku


Ina amu amu
Are u a learner
Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by asadike(f): 2:18pm On Apr 21, 2015
tonychristopher:


Okeipku di mma..obuna imaghi na enwere otu m ga esi emetu ile otu ya aka osuo igbo ngwangwa..metu onu ara ya aka osuba abakiliki..ntinye ngwo orum osuba uwa Nile..@h she will be billingual

Juo ndi guru linguistic igbo na Alvan ikoku


Ina amu amu
Are u a learner
Lol. Ajo nwa, nwoke di bad, Nne biko na gba ka uku gi ra, gba wa. Kwa non stop maka ife tony ga di egwu. Oga eji ya melu gi aru.
Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by tonychristopher: 2:43pm On Apr 21, 2015
asadike:
Lol. Ajo nwa, nwoke di bad, Nne biko na gba ka uku gi ra, gba wa. Kwa non stop maka ife tony ga di egwu. Oga eji ya melu gi aru.

Nne ije anyi bu slow and steady..Juo. ese

Kedu peppyluv
Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by asadike(f): 2:48pm On Apr 21, 2015
tonychristopher:


Nne ije anyi bu slow and steady..Juo. ese

Kedu peppyluv
amaghim maka peppylove nwunye dim. Oputara na odighi aputazi na nairaland?
Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by toshmann(m): 2:53pm On Apr 21, 2015
asadike:
idikwa sure n'obu so aka mu ka ifuru, k'onwere ihe ozo so the aka?
Aradin'obi cheesy
Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by toshmann(m): 2:55pm On Apr 21, 2015
BornSad:


O dika o bu onye ugwu.

Nwanne grin aha gi nke a grin
Ibi na paris, okee ete iga eshi adi sad na paris umuoma gbara gburugburu

1 Like

Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by asadike(f): 2:57pm On Apr 21, 2015
toshmann:

Aradin'obi cheesy
ina like ya?
Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by toshmann(m): 3:41pm On Apr 21, 2015
asadike:
ina like ya?
Chei! Milk mu o cheesy
The thing wu vitamins, protein, milk shake, ice cream, ona enye ogologo ndu na ahu ike with obioma

And ndi scientist alabekee achoputala na umunwayi n'enye umunwoke ara ka ha ñuo, anaghi enwe breast cancer ma ncha ma ncha

Biko nye m ara kam ñuo, m ga adi ndu obioma, gi adikwa cancer free. Plus obioma kwa wink grin

1 Like

Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by asadike(f): 4:18pm On Apr 21, 2015
toshmann:

Chei! Milk mu o cheesy
The thing wu vitamins, protein, milk shake, ice cream, ona enye ogologo ndu na ahu ike with obioma

And ndi scientist alabekee achoputala na umunwayi n'enye umunwoke ara ka ha ñuo, anaghi enwe breast cancer ma ncha ma ncha

Biko nye m ara kam ñuo, m ga adi ndu obioma, gi adikwa cancer free. Plus obioma kwa wink grin
Lol! Ajo nwa, ngwa bia nuo.
Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by Nobody: 4:44pm On Apr 21, 2015
Olu ebidogo smiley
Kedu? Amam na ahu di gi..

asadike:
amaghim maka peppylove nwunye dim. Oputara na odighi aputazi na nairaland?
Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by toshmann(m): 4:52pm On Apr 21, 2015
asadike:
Lol! Ajo nwa, ngwa bia nuo.
Chei, oga adiri gi mma cheesy

hmmmn. . . . . ara. . . .. . otogbuola onwe ya . . . hmmn
Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by XBLadez: 4:53pm On Apr 21, 2015
Toshmann, jukwa ajuo ma the ara onwere NAFDAC number lipsrsealed
Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by toshmann(m): 4:55pm On Apr 21, 2015
Igbo ancient pyramids

https://udumakalu./2014/05/04/archaeologists-discover-pyramids-in-igboland/

Ama m na ndi nna nna anyi ha nwere nsibidi (from the efik/ibibios/cross-river) mana amaghi m maka nkea
Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by toshmann(m): 4:56pm On Apr 21, 2015
XBLadez:
Toshmann, jukwa ajuo ma the ara onwere NAFDAC number lipsrsealed

Ma onweghi NAFDAC number m nye ya nke m. M ga añuriririla ara angry
Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by asadike(f): 5:42pm On Apr 21, 2015
peppyluv02:
Olu ebidogo smiley
Kedu? Amam na ahu di gi..

Dalu ezigbo nwanem. Aru di mu ofuma. Jisike nwanyi oma.

1 Like

Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by Eyepencil: 5:51pm On Apr 21, 2015
Umu igbo ekele m unu. Ndigbo turu ilu si na "egbe belu ugo ebelu nke si ibe ya ebena nku wa ya". Ya diri unu nma o!

2 Likes

Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by romeo(m): 12:13am On Apr 22, 2015
Chineke mee!! Tosh ka dikwa ndu bikonu! ekene dili onye nweanyi cheesy cheesy cheesy cheesy cheesy

1 Like

Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by preselect(m): 12:35am On Apr 22, 2015
tonychristopher:


ichoro ka m kuo preselect ibi?
odeshi tongue

asadike:
kuo ro mia ezigbo ibi ga na akpu na ala.

odeshi 1 of ibijuru cool

asadike, okwa toshnwayi ejirila ogwu jide gi, imaghi onye gi na ya n'eme ihe o grin
nwoke m ahu nwere AIDS, akwukwu na ado nwanne ya nwayi, ndi police na acho ya na london, ebe otuwara umunwayi ime gbafuo. . . . itola
Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by asadike(f): 2:56am On Apr 22, 2015
preselect:

odeshi tongue



odeshi 1 of ibijuru cool

asadike, okwa toshnwayi ejirila ogwu jide gi, imaghi onye gi na ya n'eme ihe o grin
nwoke m ahu nwere AIDS, akwukwu na ado nwanne ya nwayi, ndi police na acho ya na london, ebe otuwara umunwayi ime gbafuo. . . . itola
jesu,onye obi ebere! Toshmann egbugom!
Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by asadike(f): 3:11am On Apr 22, 2015
toshmann:
Igbo ancient pyramids

https://udumakalu./2014/05/04/archaeologists-discover-pyramids-in-igboland/

Ama m na ndi nna nna anyi ha nwere nsibidi (from the efik/ibibios/cross-river) mana amaghi m maka nkea
wow! Nna, ndi igbo di egwu! Mana toshmann, bia,inwere aziza.
Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by tonychristopher: 7:32am On Apr 22, 2015
CHECKIE OKPU AMU GI OFUMA


LOL


BABYOSISI NA ASADIKE BIA CHECKIE OKPU AMU NWOKE M AA
preselect:

odeshi tongue



odeshi 1 of ibijuru cool

asadike, okwa toshnwayi ejirila ogwu jide gi, imaghi onye gi na ya n'eme ihe o grin
nwoke m ahu nwere AIDS, akwukwu na ado nwanne ya nwayi, ndi police na acho ya na london, ebe otuwara umunwayi ime gbafuo. . . . itola
Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by tonychristopher: 7:32am On Apr 22, 2015
preselect:

odeshi tongue



odeshi 1 of ibijuru cool

asadike, okwa toshnwayi ejirila ogwu jide gi, imaghi onye gi na ya n'eme ihe o grin
nwoke m ahu nwere AIDS, akwukwu na ado nwanne ya nwayi, ndi police na acho ya na london, ebe otuwara umunwayi ime gbafuo. . . . itola
Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by asadike(f): 7:44am On Apr 22, 2015
tonychristopher:
CHECKIE OKPU AMU GI OFUMA


LOL


BABYOSISI NA ASADIKE BIA CHECKIE OKPU AMU NWOKE M AA
Lol. Ngwa preselect, yipu uwe gi ozugbo, achoromu ifu ya bu ife.
Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by HopeAtHand: 8:19am On Apr 22, 2015
Igbos are descendant of Ikwerre people.

Historical migratory patterns shows that present day Igbo people are descendants of Akalaka and Iwherohnà who having left the great benin empire and settled along the Orashi river initially, ventured into the hinterlands and became the progenitors of the Igbo race.

A study of the language structure and forms of the Ikwerre , Ogba and Igbo languages will futther enlighten you guys as to the original language as spoken by Ikwerres and the more simplified version Igbos speak .

Im quite busy now with Scholarly work..In the course of events i will throw more light into the study and findings.

(1) (2) (3) ... (214) (215) (216) (217) (218) (219) (220) ... (227) (Reply)

Nigerian Pidgin English And Their Meanings / Pictures Of African Traditional Clothing! / Ogun Awon Bàba Wa

Viewing this topic: 1 guest(s)

(Go Up)

Sections: politics (1) business autos (1) jobs (1) career education (1) romance computers phones travel sports fashion health
religion celebs tv-movies music-radio literature webmasters programming techmarket

Links: (1) (2) (3) (4) (5) (6) (7) (8) (9) (10)

Nairaland - Copyright © 2005 - 2024 Oluwaseun Osewa. All rights reserved. See How To Advertise. 33
Disclaimer: Every Nairaland member is solely responsible for anything that he/she posts or uploads on Nairaland.