Welcome, Guest: Register On Nairaland / LOGIN! / Trending / Recent / New
Stats: 3,201,428 members, 7,978,359 topics. Date: Friday, 18 October 2024 at 06:50 AM

Igbo Kwenu ! Kwenu Kwezo Nu ! Join Us If You Proud To Be An Igbo Guy/lady - Culture (399) - Nairaland

Nairaland Forum / Nairaland / General / Culture / Igbo Kwenu ! Kwenu Kwezo Nu ! Join Us If You Proud To Be An Igbo Guy/lady (488241 Views)

Why Are You Proud To Be Nigerian? / Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady / Igbo Kwenu! kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/Lady (2) (3) (4)

(1) (2) (3) ... (396) (397) (398) (399) (400) (401) (402) ... (579) (Reply) (Go Down)

Re: Igbo Kwenu ! Kwenu Kwezo Nu ! Join Us If You Proud To Be An Igbo Guy/lady by toshmann(m): 4:14pm On Oct 30, 2007
ifyalways:

toshmann toshmann o dibeghi gi i ga akpoputa faketan ebe i kporo ya gai choro i ji ya agwo ogwu ego ma o bu ogwu nwanyioge eruola mgbe m ga aga agwa EFCC na INTERPOL.toshmann nwoke mbano kpotara m di m oooo cry cry cry

Faketan mooooo,o di m na obi,ole ebe i gara?o kwa a gwara m gi agwa?o kwa m gwara gi na Toshmann abughi ezigbo mmadu,lerenu ugbu a. cry cry cry cry cry cry

ify, gaa choo di gi n'ulo ashawo. biko hapu m aka. onye ajuru aju anaghi aju onwe ya. unu ajula m, hapuianu m ka m diri. ijikwa obi oma? achoghi m icheta ihe ina echetara m. achoro m ichi fada ugbua. ebe umunwanyi juru m, ka m ga juo chi m ajuju gbasara m.

ibiara nairalandi, umu nwoke nile ihuru, oburu onye aha ya bu fake ka ihutara. eji ogwu jide gi, ka imechiri anya gi mgbe ina aho di? even, emecharam warn-uo gi, gi si na a dim jealousu. ahapulam unu, mewe otu osi masi unu, mana amaghi m ebe fake gara. onwere ike o gaala icho onye oga achu. fake na asikari na variety bu uto ndu. grin

bikonu onye wukwanu onye nke a si na aha ya bu otele. na ya bi na otele mgbeke? odikwa egwu o. leegodi nu aha ndi no na threadia. . . akara, otele, darfur, faketan. . . hehehehe grin soronu m chia grin grin grin grin
Re: Igbo Kwenu ! Kwenu Kwezo Nu ! Join Us If You Proud To Be An Igbo Guy/lady by ifyalways(f): 4:34pm On Oct 30, 2007
o o toshmann i gbarala bia nga?eekwa?i mara na nga ga abata mu na gi ga kpota faketan.i na agwa m ugbu a ebe m ga aga acho Faketan,olee otu i siri mara ebe o noo ma o buru na o bughi gi kpo ya ga ebe ahu?a choghi m ima ebe o gara,o masi ya ya ga n'ulo chichi,ngozi ma obu na nke oluchi,fakem bu fakem.a huru m ya na anya.a gam agbahara ya ihe o bula o mere,i nula.infact o buru sef na o gara ebe ndi ahu i na ekwu?i mara na o gara dia i ga preach the gospel.a trust m ya.o nweghi ike ile nwanyi ozo na abughi m anya n'iru ma ya forozia ikpa ya aka.

hahahahahaaaaa Toshmann fada-in waiting.ochi eze egbuola m nga grin grin grin.o zi style i choro i si gazia nowanyi a marala way gi niile.anyway,e nwere m nwanne nwanyi no na ulo ndi sister ma ejiri oso ga kpoputa ya before i buru your natural difilement meruo ya.hahahahahahaha tosh,anu ana agba egbe o na acho g-strings,i hozi fada shocked shocked shocked

Igbo ndi oma ekele m unu niiile.
nke onye diri ya .
nke m akola m.
Re: Igbo Kwenu ! Kwenu Kwezo Nu ! Join Us If You Proud To Be An Igbo Guy/lady by faketan(m): 5:40pm On Oct 30, 2007
hahahaa, Tosh you wish.

Ify m, oru ji m aka abuo aka abuo. Biko ezigbo nwa egbula m egbu. Abiala m. Ndi na-achi gi ochi ga-emechi onu. Maka o dighi ihe ga-eme ka m hapu gi.
Ifylayer can m bu. Onwere onye ga-ahu ebe a na-echi ozo jewe abe a na-aru agwu.
http://youtube.com/watch?v=v05CQMvyTAs

If I bu ugegbe. Onye huru gi ahugo mma.
Ifymooooooooooooooo, ahuru m gi n'anya
Re: Igbo Kwenu ! Kwenu Kwezo Nu ! Join Us If You Proud To Be An Igbo Guy/lady by kenmentor(m): 8:04pm On Oct 30, 2007
Ndi Igbo kwenu,
toshmann , anwuna
ka ebe ino, odika ichefula nwanna gi kenmentor
biko bia ugbaa ka kpa nkata
Re: Igbo Kwenu ! Kwenu Kwezo Nu ! Join Us If You Proud To Be An Igbo Guy/lady by kenmentor(m): 8:11pm On Oct 30, 2007
Ndi Igbo kwenu,
toshmann , anwuna
ka ebe ino, odika ichefula nwanna gi kenmentor
biko bia ugbaa ka kpa nkata
Re: Igbo Kwenu ! Kwenu Kwezo Nu ! Join Us If You Proud To Be An Igbo Guy/lady by nnenneigbo(f): 10:26pm On Oct 30, 2007
ndewonu
ify
fake
na kenmetre or whatever u call urself lol

romeo o ji abali aga, i meant, romeo our path anaghi e meeti cha cha


presido
akpro m gi but o na gaa stvm
Re: Igbo Kwenu ! Kwenu Kwezo Nu ! Join Us If You Proud To Be An Igbo Guy/lady by kenmentor(m): 10:40pm On Oct 30, 2007
nnenneigbo gini mere eji eme address like that?
Re: Igbo Kwenu ! Kwenu Kwezo Nu ! Join Us If You Proud To Be An Igbo Guy/lady by nnenneigbo(f): 10:49pm On Oct 30, 2007
sorry?
Re: Igbo Kwenu ! Kwenu Kwezo Nu ! Join Us If You Proud To Be An Igbo Guy/lady by faketan(m): 12:16pm On Oct 31, 2007
nnenne i na-emezinu iggy since. O zi maka gini.
Ify moo. Olee etu imere. were oso bia. Achoro m gi visa ugua.
Re: Igbo Kwenu ! Kwenu Kwezo Nu ! Join Us If You Proud To Be An Igbo Guy/lady by fesse(f): 3:07pm On Oct 31, 2007
Ndi Igbo Kwenu!kwenu!!kwezooooonuuuuuuuuuuooooooooooooooooooooooo!!!

Abu ezi nwanne madu. Agbuo mara, ocharaugo nwanyi,Ada eji eje mba.

Biko nu abu onye Umuchi osuh nke di na Isiala-Mbano na Imo State nke Nigeria.
Obi dim mma nke nkwuuooo i no na etiti umunne m.
K`anyi werenu obi nwanne biri n`udo.
Egbe bere Ugo bere,ke si n`ibe ya ebele, nku agwala ma ya ziya ebe oga ebe.

Udo diri unu nileeeeeee
Re: Igbo Kwenu ! Kwenu Kwezo Nu ! Join Us If You Proud To Be An Igbo Guy/lady by ifyalways(f): 3:08pm On Oct 31, 2007
onye oma m chei i lola?nnnnno kiss kiss kiss

Toshmann fada-in waiting olee gi?i gbafuole?o kara gi nma na i gara zoo maka m huta gi anya eee,m ga ememina gi.onye asi.eziokwu ten kobo anoghi gi na onu sef.

Faketan m,nno nwoke oma.o nweghi mgbe m jiri nwe obi abuo at all.a mara m onye m ji aka.ujo adighi m na ihe nwa fada toshman na akoyeri.i makwa na o kochara na i gara somewhere di bad?bia anyi lakpuo sef,i missirim gi too much.bia anyi ga me di thing na udi di iche.ka anyi jiri iwe na onuma mme d thing.i ma na otele i kpasara m magic fingers gi,biko i need am badly now.bia wusa m mmiri ngozi gi i nula.


akara na otele how far now?kenmentor ole otu i ri?
presido nwoke in love with ohafia now,hahahahaaa o buzi direction i choro i ga ugbua?ebe nwata na ebe akwa na atu aka,something important no there lipsrsealed
nnenneigbo dalu.
ikomi ole otu eluigwe mere?kelerem ndi noo there biko.
darfur nwoke sudan visa,ole nke mmega nu?o di ka i gara peace keeping?ndeewo.
 UMU IGBO EKELE M ONYE O BULA.
 YA GAZIERE ANYI NIILE
Re: Igbo Kwenu ! Kwenu Kwezo Nu ! Join Us If You Proud To Be An Igbo Guy/lady by ifyalways(f): 3:11pm On Oct 31, 2007
Chineke m ooooo biakwanu huru nwanne Toshmann nwanyi.
fesse nno i nula.i biaruola.

Toshmann na kenmentor nwanne unu nwayi a batala na ogbo egwu.

Fesse,Fesse aha gi nka kpukwa oku na onu. :Pbiko ole ihe o putara?o bu aha baptism gi ka o bu nke confirmation?ole nu aha igbo gi?ada oma nno.ya gazie
Re: Igbo Kwenu ! Kwenu Kwezo Nu ! Join Us If You Proud To Be An Igbo Guy/lady by toshmann(m): 6:46pm On Oct 31, 2007
fesse fesse, nwanne di na mba cheesy nne ibiala? kedu? anwuloooooo cheesy chineke emeela. . . . inubekwe cheesy, onu ahula ihe chineke n'emere ndi huruya n'anya. fesse ndewooooo wink

kenmentor, olia? aru m nma ooo, owu ulo akwukwo anaghi enye m ohere ka mu na umunnem kpaa. ujo ajogaghi m ma oli, o ga aru nma cool

ify, hapunu m aka. okwa ijula m, yet every post i mere gi dee aha m. ahula m na fake etinyela gi poison na uburu gi. o gachaa ulo ashawo ya abia guoro gi abu uto obi grin grin grin grin grin

biko hapunu m aka oooooo cheesy mana aka hukwara m gi n'anya. ify babe cheesy
Re: Igbo Kwenu ! Kwenu Kwezo Nu ! Join Us If You Proud To Be An Igbo Guy/lady by kenmentor(m): 10:27pm On Oct 31, 2007
Ndi Igbo, kwenu

Nnenne, anunam gi, nsogbu adiagh, i ka bu onye kem.
kedikwa ka emere, amam na iwe adigh ewe gi

obioma ka umu igbo ji ebi
Re: Igbo Kwenu ! Kwenu Kwezo Nu ! Join Us If You Proud To Be An Igbo Guy/lady by kenmentor(m): 11:01pm On Oct 31, 2007
chinekeeeeeeeeeeeeeeeeeee!!!!!!!!!!!!!!!!,

Ahulam nwannem nwanyi

Fesse, ibu ezigbo nwannem nwanyi

Abum onye umuduruehie okohia isiala-mbano
agara na OTC boys

mu na ndi umunchi di no ezigbo nma
ama Maduruforo family(ken)
ama obialor family (Ik)
ama obieshi (Allwell)

Nwannem noo, otele mu na acho onye uzo olu na forum, mana toshman adigh abiam nso, bt osina (ulo akwukwo anaghi enye m ohere).

Toshman nsogbu adigh, biko ejikwala school gi egwu egwu.

Ugbo agam akpara Ifealways na nnenne inyinga(guy),

unu emekwa anya ukwu na ebe FESSE di

umu igbo kwenu, chukwu gozi unu
Re: Igbo Kwenu ! Kwenu Kwezo Nu ! Join Us If You Proud To Be An Igbo Guy/lady by faketan(m): 3:21am On Nov 01, 2007
Ngwa tosh sowe onye nkaa ma wepu anya ebe Ify m no. Inuru ka aha ya bu fesse,

fessasia Okenekwa,

Ilola. anwuchino o.

Ify mooooooooooo. Ezigbo nwa. Bia susuo m onu, kiss kiss
Re: Igbo Kwenu ! Kwenu Kwezo Nu ! Join Us If You Proud To Be An Igbo Guy/lady by RichyBlacK(m): 7:46am On Nov 01, 2007
Umuigbo kwenu!
Re: Igbo Kwenu ! Kwenu Kwezo Nu ! Join Us If You Proud To Be An Igbo Guy/lady by fesse(f): 2:55pm On Nov 01, 2007
@kenmentor

nwanne nwoke a na m ekele gi.
Abu m nwanne Amaechi ndi ulo ha noketere c.k.c nke no ahia orie-ama nso.
Mma m bu onye okohia n`akuku ulo govornor Ohakim.

Ama ndi a nile i kporo ahu. Allwell bu ezigbo enyi nwanne nwoke(Amaechi). Nwanne m nwoke a gara akwukwo na OTC BOYS.
Ulo anyi noketere RUCO COMMERCIAL COLLEGE na HEALTH CENTER UMUNCHI.
Eji m n`aka na i ga ama onye IFEANYI IWUOHA bu.

Obi di m mma nke ukwuuuuuuuu na madu dika gi bu ezigbo nwanne madu. Biko a ga acho ka i nyem(give) nomba ekwe nti gi ka were kpo gi n`igwe ma o bu akara ejiri mara gi na yahoo(your messenger id) ka mu na gi kpari nke oma.
Biko nwanne m aha bu Chioma. Agara akwokwu na Comprehensive nke di na mbeke.
Obi anuri di nke ukwuuuuuuuu.
Re: Igbo Kwenu ! Kwenu Kwezo Nu ! Join Us If You Proud To Be An Igbo Guy/lady by ifyalways(f): 3:00pm On Nov 01, 2007
richyblack ndewo.ole otu i di?i kowaghi onwe gi nke oma,gini mega?anyway UDO di !

Toshmann na fesse grin,hmmmmn biko unu dikwa sure na unu abughi nwanne before  wink.mana tosh ooo o putara na i chigaghi fada gi ahu ozo?fada-in-waiting, EBELEBE.

fake nke naani ify ole otu i mere tata?a na meto gi mgbe niile n'ihi na i KAJARA AKAJA na nwoke.i zuru ka eme.onye ji gi ji SOMETHING VALUABLE NA IMPORTANT. kiss kiss kiss

Presido i nwetala your OWD?am still repeating, ole ihe i ji OWD eme?i gara there i lu nwanyi ha request that i ga agbara ha d war dancegive me reasons plsssssssssssss.

        EKELEKWA M ONYE OBULA.
     UMU IGBO HOME AND ABROAD,YA GAZIERE ANYI NIILE.
  EGBE BERE UGO BERKWA. tongue
Re: Igbo Kwenu ! Kwenu Kwezo Nu ! Join Us If You Proud To Be An Igbo Guy/lady by ifyalways(f): 3:08pm On Nov 01, 2007
fesse:



Biko nwanne m aha bu Chioma. Agara akwokwu na Comprehensive nke di na mbeke.
Obi anuri di nke ukwuuuuuuuu.
Chichi baby on board !anwula i nula.

CHI-CHI TOshmann wink winktosh over to you, anu a na agba egbe o na acho g-st***** chichi.hahahhahaaaaaaaaaaaaaaaaaaaa.e jim anya ime muo m ahu something here mana ma e mecha my careful survey of enviroment first lipsrsealed lipsrsealed
Re: Igbo Kwenu ! Kwenu Kwezo Nu ! Join Us If You Proud To Be An Igbo Guy/lady by fesse(f): 3:09pm On Nov 01, 2007
@Ifyalways,

ana m ekele nwada mara mma. kee ka odi? a ma m na ihe na agara gi nke oma?
Abu ezigbo nwanne kenmetor. Anyi abuo(me & kenmentor) si na otu onumara obodo(from the same part).
Ekele kwa m gi ozu. Odi mma bukwa ihe togboro onwe nke oma na mmadu dika gi no na nairaland. Udo diri nke oma.
Biko ezigbo aha m bu Chioma. Fesse bu aha ejiri mara m na mahadum, o bu aha ndi enyi m n`akpo m na mahadum. Ahaa(the name) bu okwu ndi french(is a french word) maka na o bu ihe nke guru na mahadum(thats what i studied in the university).
Nwanne madu udo diri gi. Ihe ahaa putara di omimi. Ndu miri, ndu azu. Onye birir, ibe ya biri. Ihe nke onye ya dikwara ya. ya gazire gi.
Re: Igbo Kwenu ! Kwenu Kwezo Nu ! Join Us If You Proud To Be An Igbo Guy/lady by fesse(f): 3:16pm On Nov 01, 2007
@Ifyalways

I na akpa amu nke ukwuuu. grin grin. Udo diri gi nwanyi obioma. Ama na onani gi nwe faketan. Nwanna jisi ike n`olu. Onye olu nwere ukwo.
Kewanu obodo isi puta ka mara ma nwanne nwoke oga alu gi grin grin.
E ji m naka na anyi nke ime muo go ahu ga ahu ihe di mma smiley smiley
Ify, Ify, i bu ebe ano. Ga na ihu.
Re: Igbo Kwenu ! Kwenu Kwezo Nu ! Join Us If You Proud To Be An Igbo Guy/lady by fesse(f): 3:20pm On Nov 01, 2007
@toshmann,
Nwanne madu biko bia daa m obi.
Re: Igbo Kwenu ! Kwenu Kwezo Nu ! Join Us If You Proud To Be An Igbo Guy/lady by ifyalways(f): 3:46pm On Nov 01, 2007
fesse baby i di seriuos?a sikwanu m.a tugharial m aha gi a na french ya mere m jiri dikwa wonder.otu o bula o siri di,o nwegi ihe mega nu.

ebe i hotara clear and clean na o bu NAANI mu nwe faketan,i ga adi ogologo ndu i nula.abiakwala ya nso ma ya forozia na o jururu aju to avoid nkupu head,i nula.

fesse:

@toshmann,
Nwanne madu biko bia daa m obi.
hmmmn o ya bia da gi obi as nwanne ka o bu as gini??biko gakwa juo ase before someppl a dagbuo gi with obi ya.toshmann i da gi obio na i maghi na o bu heavy load na okpa ya?biko ada oma o bughi size gi i nula.nwe ndidi,i ga ahta ezigbo mmadu nga i nula.hapu toshmann ya choro pant o choga kemgbe agha Biafra a kaghariga i nula.

o di m ga a aga m eme TUM-BOM-TUM-BOM mara onye i ga a mara.

osetiela !onye a gbala oso !
Re: Igbo Kwenu ! Kwenu Kwezo Nu ! Join Us If You Proud To Be An Igbo Guy/lady by presido1: 9:59pm On Nov 01, 2007
scratchin my head,kofin
ha choro ka m bia ohafia, amakwa ghi m ihe ha bu na obi. Ok oo gbachara m ma ticket oguga na olulo(to&fro).
Re: Igbo Kwenu ! Kwenu Kwezo Nu ! Join Us If You Proud To Be An Igbo Guy/lady by nnenneigbo(f): 10:14pm On Nov 01, 2007
o nwere ony bi na iceland?
Re: Igbo Kwenu ! Kwenu Kwezo Nu ! Join Us If You Proud To Be An Igbo Guy/lady by presido1: 10:26pm On Nov 01, 2007
kedu i he na eme na iceland?
Re: Igbo Kwenu ! Kwenu Kwezo Nu ! Join Us If You Proud To Be An Igbo Guy/lady by nnenneigbo(f): 10:30pm On Nov 01, 2007
weekend baby
Re: Igbo Kwenu ! Kwenu Kwezo Nu ! Join Us If You Proud To Be An Igbo Guy/lady by kenmentor(m): 10:38pm On Nov 01, 2007
Fesse ( chioma ) anwunaoo

amam Amaechi (Teacher ) bina na akuku Army camp/ ckc church

amam Ifeanyi Iwuohia (bu nwa anatutu ) lives @ Aba


Ndi enyim gara akwokwu na Comprehensive mbeke.

1.  Chamberline Ikechukwu Amaechi ( umunchi )
2.  Anthony Alaegbu ( mbeke )
3.  Chiboy Duru  ( okohia )
4.  Beneth Chiagozie Osuji (umunchi)
5.  Chioma Ibegbulam ( Umuelemai ) onye umerem nnem (Maternal home)
ETC

kpo m na 08035553550  or kenmentorltd2 ( messanger )
check ( www.kenmentorltd.com ) maka ihe ozo ichoro ima.

biko send nke gi na mail box (kenmentorltd2 @yahoo.com)


kpo (invite) ndi enyi gi Nwanyi ( ifealways na nnenna ) maka (Anara Day 26th Dec) & (orie ama day 1st Jan)

Toshman amam na ima maka this cultural days, na mbano.

obi di uto ka anyi si na akpa nkata ndi uzo ulo,

Ndi igbo udo diri unu.
Re: Igbo Kwenu ! Kwenu Kwezo Nu ! Join Us If You Proud To Be An Igbo Guy/lady by nnenneigbo(f): 10:44pm On Nov 01, 2007
ken i si na o comprehensive mgbeke?
buhahahaahhahahaa
Re: Igbo Kwenu ! Kwenu Kwezo Nu ! Join Us If You Proud To Be An Igbo Guy/lady by kenmentor(m): 11:00pm On Nov 01, 2007
Umu igbo kwenu

Toshmann anwunao

Ifealways, kaa nma nma

Nnene, kedi ka unu di,

feketan, idikwa nma

onwa November aa ga abu onwa ngozi maka anyi nile Amen   smiley smiley smiley smiley smiley smiley smiley smiley
Re: Igbo Kwenu ! Kwenu Kwezo Nu ! Join Us If You Proud To Be An Igbo Guy/lady by nnenneigbo(f): 11:02pm On Nov 01, 2007
ndewoo to u to ken, ya gaazie

(1) (2) (3) ... (396) (397) (398) (399) (400) (401) (402) ... (579) (Reply)

Nairaland Official Igbo, Hausa and Yoruba Dictionary / Lists Of Yoruba Names And Their English Meaning. / ..

(Go Up)

Sections: politics (1) business autos (1) jobs (1) career education (1) romance computers phones travel sports fashion health
religion celebs tv-movies music-radio literature webmasters programming techmarket

Links: (1) (2) (3) (4) (5) (6) (7) (8) (9) (10)

Nairaland - Copyright © 2005 - 2024 Oluwaseun Osewa. All rights reserved. See How To Advertise. 48
Disclaimer: Every Nairaland member is solely responsible for anything that he/she posts or uploads on Nairaland.