Welcome, Guest: Register On Nairaland / LOGIN! / Trending / Recent / NewStats: 3,190,793 members, 7,941,982 topics. Date: Friday, 06 September 2024 at 05:10 PM |
Nairaland Forum / Nairaland / General / Culture / Igbo Kwenu ! Kwenu Kwezo Nu ! Join Us If You Proud To Be An Igbo Guy/lady (484522 Views)
Why Are You Proud To Be Nigerian? / Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady / Igbo Kwenu! kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/Lady (2) (3) (4)
(1) (2) (3) ... (419) (420) (421) (422) (423) (424) (425) ... (579) (Reply) (Go Down)
Re: Igbo Kwenu ! Kwenu Kwezo Nu ! Join Us If You Proud To Be An Igbo Guy/lady by presido1: 4:37am On Dec 20, 2007 |
nnenne mecheiii onu ebe ahu |
Re: Igbo Kwenu ! Kwenu Kwezo Nu ! Join Us If You Proud To Be An Igbo Guy/lady by presido1: 4:56am On Dec 20, 2007 |
toshmann:tosh hapu ify obu mu ka o na apko swiss man maka enwere m gray hair, nsogbu adighi aga m ete dye tomorrow. |
Re: Igbo Kwenu ! Kwenu Kwezo Nu ! Join Us If You Proud To Be An Igbo Guy/lady by jello(f): 5:23am On Dec 20, 2007 |
igbo kpenu orji, owerri, imo state, proud daughter of the soil |
Re: Igbo Kwenu ! Kwenu Kwezo Nu ! Join Us If You Proud To Be An Igbo Guy/lady by romeo(m): 10:43am On Dec 20, 2007 |
jello: Hhahahahahha na lie!!! soil nke i na ekwu a bu nke amelika? Osisiiiiiiiiiiiiiiiiiiiiii oyi can never do a whole Romeo nothing!!! i am the owner of love , kpata kpata nsoro Tosh na Fake ga city center kporo akwuna kara aka |
Re: Igbo Kwenu ! Kwenu Kwezo Nu ! Join Us If You Proud To Be An Igbo Guy/lady by Ikomi(m): 10:46am On Dec 20, 2007 |
nwando: Fake I read it all with regrets, please accept my sincere condolence. But remember when the Lord closes the door somewhere he opens the window. So with all this Fake muooooo, she still left for the white manu. Chukwu amagi ekwe ihe ojuo, take heart my broda, things like this happen. So will u go to town centre as Tosh suggested, if both of u are going I suggest u go to Oxford street in London. There is one East European joint karaka nno there. A visit will convince u. Dont tell anyone I told u. Hmm hmm Igbo ekele mu unu. |
Re: Igbo Kwenu ! Kwenu Kwezo Nu ! Join Us If You Proud To Be An Igbo Guy/lady by oziomatv(m): 11:44am On Dec 20, 2007 |
Agbawo dike izu agbaya mgba abuo, adiro acho isi ewu acho n'ite Mbaise man is the original Igbo man[b](sence people)[/b] |
Re: Igbo Kwenu ! Kwenu Kwezo Nu ! Join Us If You Proud To Be An Igbo Guy/lady by oziomatv(m): 11:45am On Dec 20, 2007 |
madu kelere m Nwando obu nwanne mmadu Nwado ekele kwa m |
Re: Igbo Kwenu ! Kwenu Kwezo Nu ! Join Us If You Proud To Be An Igbo Guy/lady by faketan(m): 12:22pm On Dec 20, 2007 |
Ikomu, Ogba ama kedu etu isir hu onye ori? hmmm oxford street. Echekwara m na o bu soso Tosh no na ahia akwuna, amaghi m na Ikomium esonyekwaala. O lee ndi ala wu otu? Ala wu otu eeeeeeeeeeeeeee. Ekele m unu niile. Ify hehehe. . . odikwa egwu. ka m ka mechigodu onu. Ma na ihe City center a, obi akaro m di anyi. Ndu na-ato m uto. |
Re: Igbo Kwenu ! Kwenu Kwezo Nu ! Join Us If You Proud To Be An Igbo Guy/lady by fesse(f): 1:43pm On Dec 20, 2007 |
igbo bu igbo ekel m oooooooooooooooooooooooo happy xmas to you all. ify,ken,presido,tosh,romeo,nnenneigbo ,may this season of xmas bring joy,happiness,peace,love and manny blessings to your homes. stay loved one love all!!! |
Re: Igbo Kwenu ! Kwenu Kwezo Nu ! Join Us If You Proud To Be An Igbo Guy/lady by ifyalways(f): 3:07pm On Dec 20, 2007 |
fake m oooooooooooooooooooooooooooooooooooooooooooh faky nke mmmmmmmmmmmmmmmmmmmmmmmmmmmmmmmmmmm ifylayer eeeeeeeeeeeeeeeeeeeeeeeeeeeeeeeeeeeeeeeeeeeeeeeeeeeeeee hapuga nwando na pres,o nweghi ihe meganu . hehe lekwa toshmann,ndi na aturu gi aro ihe i ga eme,gba ya nkiti inu. sweeeeeeeeeeeeeeeeeti m. e nweghikwa m onye ozo minus you .o kwa ima now,i choro ka ha mara our secret?i chefuola what we believe,ihe di na etiti mu na gi that is the most important thing. mu nwa,ifeoma,onye ocha ,hmmmn,onye swiss, o dikwa egwu. all for you my dear umu igbo hello . nwando i si na i ga eme gini na ekeresimesia ? i gaghi aga evengelism ? ekeresimesi oma to all. |
Re: Igbo Kwenu ! Kwenu Kwezo Nu ! Join Us If You Proud To Be An Igbo Guy/lady by romeo(m): 3:14pm On Dec 20, 2007 |
hmmmmmmmmm today na today ohhhhhhhhh happy xmas all and see y'all next year because no more internet when i am with umu akwuna na enugu |
Re: Igbo Kwenu ! Kwenu Kwezo Nu ! Join Us If You Proud To Be An Igbo Guy/lady by toshmann(m): 3:31pm On Dec 20, 2007 |
ifyalways: hahahahaha rugbuwe nu ndi n'amaghi ihe faketan: lekwanu fake o. onye ka i na aghogbu? taaa, okikporo umu akwuna nile nu na london ma by Ist name |
Re: Igbo Kwenu ! Kwenu Kwezo Nu ! Join Us If You Proud To Be An Igbo Guy/lady by ifyalways(f): 3:32pm On Dec 20, 2007 |
o ka o si meee? ok,ije oma. gbado anya esp mgbe i ga erigo n'elu something e chefukwala okpu nnabuenyi gi. i gawa agawa,lawa alawa di kwa careful to avoid tearing and spilling. o buru na i ji onu eme,nyocha very well tupu i tinye onu gi. ya gazie.ije oma but once in a while try to update us with whats happening. otu rove |
Re: Igbo Kwenu ! Kwenu Kwezo Nu ! Join Us If You Proud To Be An Igbo Guy/lady by ifyalways(f): 3:39pm On Dec 20, 2007 |
toshman dikwa careful there. i megide ihe a fake nke m changeie mind,m ga adokazi troussers gi,infact m ga eme gi onye ara ndi ntiza ,anyway inula egwu osita ?egwu faky m na aguru m na abali ? gee nti i love my daddy and my dadddy loves my daddy,my daddy. with alto. buko i gawa na city center,echefukwala i try ebe ahu ikomi nyere gi d direction ma o buru na i maghi ebe ahu already sef ifylayer ooooooooooooooooooooooooooooooooooooooooooooo faky nke mmmmmmmmmmmmmmmmmmmmmmmmmmmmmmmmmmmm all 4 you again e nyekwala tosh fesse baby,ekeresimesi oma too. |
Re: Igbo Kwenu ! Kwenu Kwezo Nu ! Join Us If You Proud To Be An Igbo Guy/lady by faketan(m): 3:44pm On Dec 20, 2007 |
Heeeeeeeeeeeeeeeeeeeeeeeeeeeeeeeeeeeeeeeeeeeeee Tosh no ebea taaaaaaaaaaaaaaaaaaaaaaaaaaaaaa Ichutara ole n'abali? |
Re: Igbo Kwenu ! Kwenu Kwezo Nu ! Join Us If You Proud To Be An Igbo Guy/lady by toshmann(m): 3:47pm On Dec 20, 2007 |
ifyalways: ify oteekwalanu iji choo ihu ihe no n'ime trouser m nsogbu adighi, adokakwala de trouser, enweghi another one m ga eyi, aga m eji nwayo yipu the trouser ka anyi mee ihe ahu ify o fake, nke m chutara n'abali no n'akpo aha gi oge anyi bidoro oru, amaghi m na ina erucha cardiff n'oru gi a fake the fake ikara aka nwanne mooooo |
Re: Igbo Kwenu ! Kwenu Kwezo Nu ! Join Us If You Proud To Be An Igbo Guy/lady by DrFerlie(m): 4:08pm On Dec 20, 2007 |
mr toshmann |
Re: Igbo Kwenu ! Kwenu Kwezo Nu ! Join Us If You Proud To Be An Igbo Guy/lady by toshmann(m): 4:10pm On Dec 20, 2007 |
Dr Felie long time no hear. where've you been and how've you been? not heard from muky in a while now where is she? |
Re: Igbo Kwenu ! Kwenu Kwezo Nu ! Join Us If You Proud To Be An Igbo Guy/lady by faketan(m): 4:24pm On Dec 20, 2007 |
Hahahahahaha Toshhieeeeeeeeeeeeeeeeeeeee. I dikwa egwu. Toshi anu a na-agba egeb O na-acho condom. Toshi lekwa gi lekwa g-string. kedu aha ha na-akpo. Toshiee ka ha nille na-akpo, k o bu na I maghizi aha gi. Amaghi ebe Ikomi na-ekwu maka ya. Gi nwa makwa. chei Toshi Ochu ashawo 1 of umuezeala Mbano. . . |
Re: Igbo Kwenu ! Kwenu Kwezo Nu ! Join Us If You Proud To Be An Igbo Guy/lady by toshmann(m): 4:30pm On Dec 20, 2007 |
fake true true, onwere otu akwuna m kotere na night club n'abali, oge m gwara ya na abu m onye nigeria, ya asi na oma onye nigeria na london, okpoo aha gi, ujo abia m. ya ajuo m ma m ma gi. m si ya na amaghi m gi o mechara soro m lakpuo n'abali echi gara aga. o si na oga abia again taa but agaghi m ano ya the nwa miri m obara n'abali achoghi m inwu |
Re: Igbo Kwenu ! Kwenu Kwezo Nu ! Join Us If You Proud To Be An Igbo Guy/lady by faketan(m): 4:31pm On Dec 20, 2007 |
Onye nke a Tosh mara, hmm ya na ya nwere ike buuru Odi ka odi ya. I hope Onyea maara onye Tosh bu. Toshieeeeee hapu ka iji |
Re: Igbo Kwenu ! Kwenu Kwezo Nu ! Join Us If You Proud To Be An Igbo Guy/lady by toshmann(m): 4:37pm On Dec 20, 2007 |
fake ka m si ebe a puo tupu de girl abia jide m n'ulo fake, jisike, yirikwa condom. i nweghi condom, m faxiara gi 20 sharp sharp ka m gbafuo |
Re: Igbo Kwenu ! Kwenu Kwezo Nu ! Join Us If You Proud To Be An Igbo Guy/lady by faketan(m): 4:38pm On Dec 20, 2007 |
Tosh Egbe Nkanka nku abughizi nwata egbe. Tosh, Oji nwayoo adighi emelu aru. Were ya nwayo maka n'ihe kporo oku ga-aju oyi. Tosh Idabara ndi uwe ojii ozo, agaghi abia I na gi mkpanaka. O kwa i nugo. Mgbe I ga-eme ya ozo, A ga m agwa nna gi |
Re: Igbo Kwenu ! Kwenu Kwezo Nu ! Join Us If You Proud To Be An Igbo Guy/lady by presido1: 8:55pm On Dec 20, 2007 |
chei ify so ihe a bu eziokwu, onye ocha ana ebeghi ugwu. Ok body na body. fake ngwa nu jide obi gi aka, soja go soja come. Romeo ije oma, kele onye obula ma onye ara di na ogba ete market. Ikomi gara oxford street, le kwa ka umu bulgaria lara gi ishi with aguwa(razor) Tosh ndi lekwa ntu(nail) ga egbu kwa gi na cardif, fake biko kpoo mpa tosh b4 he die like abacha. Nnenne na only u ma ihe mega gara otele Marry xmas you all. |
Re: Igbo Kwenu ! Kwenu Kwezo Nu ! Join Us If You Proud To Be An Igbo Guy/lady by ifyalways(f): 9:04pm On Dec 20, 2007 |
presido bukonu unu hapu mu na odi m na obi faky. iwe ga ewekwa m oooo onye gwara gi na mu na onye ocha a na ebeghi ukwu na akpa i huru ya na anya ka o bu na ntori nto ? unu gwugide ihe a anything go wrong btw me and ifylayer,a gahim ekwe cha cha,hapu fake m biko. ifylayer mmmmmm onye oma mmmmmmmmmmm i choro nini now? elu ka o bu ala lekwa m were mere ihe masiri gi. |
Re: Igbo Kwenu ! Kwenu Kwezo Nu ! Join Us If You Proud To Be An Igbo Guy/lady by presido1: 9:07pm On Dec 20, 2007 |
ok onu m shaarrrrrrrrrrrrrrrrrp . pele ma oburu ndi yoruba. but no be me tok am na nwando kedu kwa nu ka idi. But iwe wee gi, gi emezie? if i catch you for dia eehh. |
Re: Igbo Kwenu ! Kwenu Kwezo Nu ! Join Us If You Proud To Be An Igbo Guy/lady by ifyalways(f): 11:51pm On Dec 20, 2007 |
presido1:you cannot do more than panti ngozi ka chi foo,ura na atum and moreover i need to see my faky ahu m neediri nkpati and some mende mende see you soon ekeresimesi oma to you too. otu rove |
Re: Igbo Kwenu ! Kwenu Kwezo Nu ! Join Us If You Proud To Be An Igbo Guy/lady by Ikomi(m): 1:38am On Dec 21, 2007 |
ifyalways: Goodnite |
Re: Igbo Kwenu ! Kwenu Kwezo Nu ! Join Us If You Proud To Be An Igbo Guy/lady by jello(f): 6:42am On Dec 21, 2007 |
bia toshmann onye ka na eso gi ala ulo ikotere na nait club, a mam ni iyiri ruba tupu gi fanye osisi gi maka na oria di kpa ebe ni le oh.Beware |
Re: Igbo Kwenu ! Kwenu Kwezo Nu ! Join Us If You Proud To Be An Igbo Guy/lady by tasiana(m): 3:01pm On Dec 21, 2007 |
Umuigbo hi Compliments of the season y'all. |
Re: Igbo Kwenu ! Kwenu Kwezo Nu ! Join Us If You Proud To Be An Igbo Guy/lady by toshmann(m): 3:03pm On Dec 21, 2007 |
jello: nwanne, rubber adighi enough these days o, eyi m POP n'osisim @tasiana long time no seeeeeeeeeeee kedu? merry xmas |
Re: Igbo Kwenu ! Kwenu Kwezo Nu ! Join Us If You Proud To Be An Igbo Guy/lady by tasiana(m): 3:08pm On Dec 21, 2007 |
So mma Tosh.been around.Ope you re doing good? |
(1) (2) (3) ... (419) (420) (421) (422) (423) (424) (425) ... (579) (Reply)
Nairaland Official Igbo, Hausa and Yoruba Dictionary / Lists Of Yoruba Names And Their English Meaning. / ..
(Go Up)
Sections: politics (1) business autos (1) jobs (1) career education (1) romance computers phones travel sports fashion health religion celebs tv-movies music-radio literature webmasters programming techmarket Links: (1) (2) (3) (4) (5) (6) (7) (8) (9) (10) Nairaland - Copyright © 2005 - 2024 Oluwaseun Osewa. All rights reserved. See How To Advertise. 41 |