Welcome, Guest: Register On Nairaland / LOGIN! / Trending / Recent / New
Stats: 3,208,720 members, 8,003,497 topics. Date: Friday, 15 November 2024 at 02:23 PM

Igbo Kwenu ! Kwenu Kwezo Nu ! Join Us If You Proud To Be An Igbo Guy/lady - Culture (464) - Nairaland

Nairaland Forum / Nairaland / General / Culture / Igbo Kwenu ! Kwenu Kwezo Nu ! Join Us If You Proud To Be An Igbo Guy/lady (491397 Views)

Why Are You Proud To Be Nigerian? / Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady / Igbo Kwenu! kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/Lady (2) (3) (4)

(1) (2) (3) ... (461) (462) (463) (464) (465) (466) (467) ... (579) (Reply) (Go Down)

Re: Igbo Kwenu ! Kwenu Kwezo Nu ! Join Us If You Proud To Be An Igbo Guy/lady by Nobody: 2:01pm On Apr 25, 2008
iyaaaaaaaa!!!

Mgbe onye jiri teta ura, o buru ututu ya. Jenny, nnoo.

N'ezie, ihunanya na nghota di ebe a abughi ihe a na-ahu ebe nile. Gidigidi bu ugwu eze.

ezwokwu ki kuru nwanemu,u bua ka nka si na ura we'bilite,chaii ama kwamu na onwen n'ne na kpotunu e'bawa


Jenny, anam eso umu Igbo ndi Chukwu tere mmanu na Nairaland, na asi gi ibiala! nno! (ibia duola - di ka ndi owerri si ekwu ya).

ooo dalu na,a bia go mu,onwere oji unu ge bere mu?
Re: Igbo Kwenu ! Kwenu Kwezo Nu ! Join Us If You Proud To Be An Igbo Guy/lady by ifyalways(f): 4:17pm On Apr 25, 2008
lmao
Igbo kwenuooooooooooooooooooooooooooooooooooooooooh
nnenneigbo o flashing ka i biara ime anyi now ka o bu nini?bia ma koro gi akuko.whos done,whos doing,whos not done and what has been deed ! tongue
Romy my rove grin cheesy grin
Jennykadry,lol i knew you must buririri onye igbo.ndeewo baby.i noro,i noro ji,no shaking,no akwukwu grin babe balance wellu for ebea,usu na mugu eweghi mouth for nkolo a.ndeewo. and buko for all d amu nko in the house,Jenny nokwa na bee di smiley
GC udo o dikwa? embarassed

igbo kwenuuuuuuuuuuuuuuuuuuuuuu oh cool
Re: Igbo Kwenu ! Kwenu Kwezo Nu ! Join Us If You Proud To Be An Igbo Guy/lady by Nobody: 4:32pm On Apr 25, 2008

Jennykadry,lol i knew you must buririri onye igbo.ndeewo baby.i noro,i noro ji,no shaking,no akwukwu grin babe balance wellu for ebea,usu na mugu eweghi mouth for nkolo a.ndeewo. and buko for all d amu nko in the house,Jenny nokwa na bee di smiley

lol,ify e na to mu ochi grin grin kedi otu'isimara na nga buriri onye igbo?odi ka ichebiri mu echebi cheesy oooo ,ke otu isi mara na ano mu na bee dii?odika e ne chemu nche grin grin grin grin

ndi igbo kwezwonuuuuuuuuuuuuuuuuuuuuuuuuuuuuuuuu
Re: Igbo Kwenu ! Kwenu Kwezo Nu ! Join Us If You Proud To Be An Igbo Guy/lady by echelon(m): 5:28pm On Apr 25, 2008
jennykadry:

odi ka ichebiri mu echebi cheesy oooo ,ke otu isi mara na ano mu na bee dii?odika e ne chemu nche grin

Ify bu onye nche umu agbogho  grin
Re: Igbo Kwenu ! Kwenu Kwezo Nu ! Join Us If You Proud To Be An Igbo Guy/lady by ifyalways(f): 5:51pm On Apr 25, 2008
jennykadry:

lol,ify e na to mu ochi grin grin kedi otu'isimara na nga buriri onye igbo?odi ka ichebiri mu echebi cheesy oooo ,ke otu isi mara na ano mu na bee dii?odika e ne chemu nche grin grin grin grin

ndi igbo kwezwonuuuuuuuuuuuuuuuuuuuuuuuuuuuuuuuu


Jenny echebirim gi echebi hoha cool
iwu onye ohuhu ka iwu oney ubakala ma obu umopara sef. cheesy
a hughim gi na ekpe last yr? tongue lol ndeewo once again !

Echelon,i macha kwa wink
faky kiss kiss kiss kiss
Re: Igbo Kwenu ! Kwenu Kwezo Nu ! Join Us If You Proud To Be An Igbo Guy/lady by Nobody: 6:08pm On Apr 25, 2008
Jenny echebirim gi echebi hoha
iwu onye ohuhu ka iwu oney ubakala ma obu umopara sef.
a hughim gi na ekpe last yr? Tongue lol ndeewo once again

chaiii ify odika ibu onye police?ke di onye gwaragi na abu mu onye ohunhun,bia igwa bo mu ne nmere gi grin grin grin iwudi onye ebee? grin grin
Re: Igbo Kwenu ! Kwenu Kwezo Nu ! Join Us If You Proud To Be An Igbo Guy/lady by ifyalways(f): 6:33pm On Apr 25, 2008
Jenny i si na i bu onye ohuhu? a luru gi there ka i bu nwa afor Ohuhu?
a nam abia ohuhu steady.ekpe ha bu d best though i hate it mgbe ha na asi " mbiara mbia laa embarassed sometimes i stay sha.its a dangerous fun anyway !
a bum onye Arogod.Esim umuhaia ala ulo and e nwere m lots of enyi na Umuahia.

ke maka erhm kezi aha that joint.cheiii echefuola m ya. cheesy
lol nwanyi "anu ohia" na arochukwu streeti,mu na nna m na ala ulo,we do always branch ebe ahu for a enough dose of anu ohia. kiss

kwenuuuuuuuuuuuuuuuuuuuuuuu igbo !
Re: Igbo Kwenu ! Kwenu Kwezo Nu ! Join Us If You Proud To Be An Igbo Guy/lady by Nobody: 6:41pm On Apr 25, 2008
Jenny i si na i bu onye ohuhu? a luru gi there ka i bu nwa afor Ohuhu?
a nam abia ohuhu steady.ekpe ha bu d best though i hate it mgbe ha na asi " mbiara mbia laa embarassed sometimes i stay sha.its a dangerous fun anyway !
a bum onye Arogod.Esim umuhaia ala ulo and e nwere m lots of enyi na Umuahia.

abu mu nwafor ohun hun,di mu bu kwa onye ohunhun,ohun hun ka inye na kpotu,oo wero ngbe igara ohunhun,e ta aka ne'ze,ohunhun bu ebeano wink grin grin

igbo kwenuuuuuuuuuuuuuuuuuuuu
Re: Igbo Kwenu ! Kwenu Kwezo Nu ! Join Us If You Proud To Be An Igbo Guy/lady by ifyalways(f): 6:46pm On Apr 25, 2008
o di nma ooo.
you are lucky then.a likerim ndi ohuhu sha.Umuahia is a coool place.ndeewo,ada igbo.
kele di gi na umu gi.hope na i ga na abiakwa ebe a often.a gbakwala oso grin

Ikomi kwusi itum mbo buko sad just kwusi ya now or. . , . grin

ndu mmiri na azu.
Re: Igbo Kwenu ! Kwenu Kwezo Nu ! Join Us If You Proud To Be An Igbo Guy/lady by romeo(m): 1:03pm On Apr 26, 2008
Umuigbo Hiiiiiiiiiiiiiiiiiiiiiiiiiiiii

time to look F1, Qualification series
Re: Igbo Kwenu ! Kwenu Kwezo Nu ! Join Us If You Proud To Be An Igbo Guy/lady by echelon(m): 4:09pm On Apr 26, 2008
Ndi Igbo happy weekend. Nke onye na-eme di mma ya gazie ooo
Re: Igbo Kwenu ! Kwenu Kwezo Nu ! Join Us If You Proud To Be An Igbo Guy/lady by ifyalways(f): 4:10pm On Apr 26, 2008
Igbo kwenu !!!
Romy ginibukwa F9,qualification series owu
A na eke ego ebe ahu?  cheesy euro ka o bu pounds?
Lol ,Romy site ndi igbo ahu na wikidepia  wink ,i decha ihe ebe ahu,a maghim onye na edehari ya  sad sad sad A garam ebe ahu decha omaricha "edemede",a maghim ihe mere d edemede,o dighi otu m siri dee ya.  sad
weekend oma nu.Echi wukwa uka. . . .no excuses !
otu rove  kiss
Re: Igbo Kwenu ! Kwenu Kwezo Nu ! Join Us If You Proud To Be An Igbo Guy/lady by Nobody: 4:30pm On Apr 26, 2008
ndi igbo kweeennnnnnnnnnnu

udo odikwa

anu ma si unu happy weekend
Re: Igbo Kwenu ! Kwenu Kwezo Nu ! Join Us If You Proud To Be An Igbo Guy/lady by oziomatv(m): 11:16am On Apr 27, 2008
Odimma ka mmadu ikwuru ebeibe ya kwu.

  otego m biasoro na ogbako igbo biko nu iwe ewela unu asi na ona abu ATARA UKWA ATARA AKI OWEE NA ADABA.
        ONA ABUKWA EMENYERE NWA OGWUGWU EMENYERE NWA ANOSIKE UDO EWEE NA ADI.

            UMU IGBO BIRI KWA NU.
Re: Igbo Kwenu ! Kwenu Kwezo Nu ! Join Us If You Proud To Be An Igbo Guy/lady by ifyalways(f): 3:33pm On Apr 27, 2008
Igbo birikwanu ! unu a gakwara ka ?
Aha obodo ufodu na ala igbo . . .o dikwa egwu cheesy ole d criteria for choosing aha obodo sef?
Obodo dika :
Amakohia a real small town cheesy ole otu osi ka ohia?
Umuaka Chineke ooo,ndi a e weghikwa nwatakiri ebe ahu,lol ndia bu ndi ike,hmmn aha ahu a dabaghi adaba at all
Awo-omama gini ka o putara ? all awo na amali elu now undecided
Mgbidi ole ebe d mgbidi no?
Oru why cant they change it?oru. .ohu,maybe its not what i think embarassed
Ekwe ndi ekwe ekwe cheesy
Umunya gini ka ha na "anya" site na mgbe ochie rute now?
Ohafia its developed ugbua,e weghizi oha there so cant they change it?
lol,diri gawazie.
Izu uka ohuru to onye o bula. kiss
Re: Igbo Kwenu ! Kwenu Kwezo Nu ! Join Us If You Proud To Be An Igbo Guy/lady by ifyalways(f): 4:39pm On Apr 28, 2008
O nweghi onye no ebe a.
O kelekwa anyway. smiley
Re: Igbo Kwenu ! Kwenu Kwezo Nu ! Join Us If You Proud To Be An Igbo Guy/lady by echelon(m): 5:10pm On Apr 28, 2008
Kedu otu o? Mmadu no ya
Re: Igbo Kwenu ! Kwenu Kwezo Nu ! Join Us If You Proud To Be An Igbo Guy/lady by romeo(m): 9:18pm On Apr 28, 2008
Ify o na afu kwanu uzo grin
Re: Igbo Kwenu ! Kwenu Kwezo Nu ! Join Us If You Proud To Be An Igbo Guy/lady by 2roll(m): 3:12pm On Apr 29, 2008
Igbo kweenu!!!!!!!!!!!!!! I most confess dat am amazed by d dexterity in which the igbo language is written on this post. u guys are great. I envy u.
i enjoy reading my language though regret not showing enough interest in my secondary school in learning it. I was in the L2 class.
i`m proud to be nwafor MBANO.
Igbo kwezuenoooooo!!!!!!!!!!!!!!!!!!!!!!!!
Re: Igbo Kwenu ! Kwenu Kwezo Nu ! Join Us If You Proud To Be An Igbo Guy/lady by echelon(m): 12:19pm On Apr 30, 2008
@2roll

Iyaaaa!!!

Nnoo, I biala? Kee kwanu?

Mbano kwenu!, muonu!!, kachaaaanu!!!
Re: Igbo Kwenu ! Kwenu Kwezo Nu ! Join Us If You Proud To Be An Igbo Guy/lady by ifyalways(f): 3:23pm On Apr 30, 2008
echelon:

Kedu otu o? Mmadu no ya
lol.
a ahughim gi ooooh.ndeewo nwoke oma.ole maka umuaka? udo di. cheesy

romeo:

Ify o na afu kwanu uzo grin
hehheheeeee i wud start hula uzo the same day you start wanting needing umu asa ! Romy ole ije?ndeewo kiss

2roll ndeewo.aha gi dikwa behuge.buko,lets roll togeda cheesy i rikwa nma?otu ocha grin
Ikomi,Pres,Darfur,Otele,Ynot,,Moonshege,ChineyeM,Kashiff,Youngies . . . diri gawa ooo udo o dikwa?ka ngozi chukwu biri with unu niile.
Nnenne,GC,Jennykadry,Nwandolina . . .shine on ebe o bula unu no. kiss
Toshieeeeeeeeeeeeeeeeeeeeeeee kiss cry kiss cry
Fakyyyyyyyyyyyy kiss kiss kiss kiss kiss kiss kiss kiss kiss kiss kiss kiss kiss kiss

igbo kwenu !
Re: Igbo Kwenu ! Kwenu Kwezo Nu ! Join Us If You Proud To Be An Igbo Guy/lady by chisimdi(f): 3:28pm On Apr 30, 2008
ifyalways:

lol.
a ahughim gi ooooh.ndeewo nwoke oma.ole maka umuaka? udo di. cheesy
hehheheeeee i would start hula uzo the same day you start wanting needing umu asa ! Romy ole ije?ndeewo kiss

2roll ndeewo.aha gi dikwa behuge.buko,lets roll togeda cheesy i rikwa nma?otu ocha grin
Ikomi,Pres,Darfur,Otele,Ynot,,Moonshege,ChineyeM,Kashiff,Youngies . . . diri gawa ooo udo o dikwa?ka ngozi chukwu biri with unu niile.
Nnenne,GC,Jennykadry,Nwandolina . . .shine on ebe o bula unu no. kiss
Toshieeeeeeeeeeeeeeeeeeeeeeee kiss cry kiss cry
Fakyyyyyyyyyyyy kiss kiss kiss kiss kiss kiss kiss kiss kiss kiss kiss kiss kiss kiss

igbo kwenu !
@ all igbo in Nairaland, unu emere akpole,unu fusakwara.Umunnem,ya gazie
Re: Igbo Kwenu ! Kwenu Kwezo Nu ! Join Us If You Proud To Be An Igbo Guy/lady by ifyalways(f): 3:35pm On Apr 30, 2008
chisimdi:

@ all igbo in Nairaland, unu emere akpole,unu fusakwara.Umunnem,ya gazie
Chisimdi ndeeeeeeeeeeewo.
hmmn a "fusakwara" sounds more than familiar to me,it rings a bell and sounds a horn grin
iwu onye ole ?Abia. . .infact ebe na ala igbo?
ole make umuazu na azuamu? grin ndeeeeeeeeeeeeeeeeeewo sister. kiss
Re: Igbo Kwenu ! Kwenu Kwezo Nu ! Join Us If You Proud To Be An Igbo Guy/lady by darfur(m): 7:40pm On Apr 30, 2008
umuigbo olee otu unu riieeeee wink

nwa sudan na ekeleee ooo

adi m busy for some time now. and agara m sudan ga lee nke n'eme na darfur region.

ifylayer na ify herself unu dikwa ndu eeee

ndi be anyi ya gazieee nu ooo
Re: Igbo Kwenu ! Kwenu Kwezo Nu ! Join Us If You Proud To Be An Igbo Guy/lady by sheniqua: 11:13pm On May 01, 2008
ndewo nuoooooooooo
ndi iro m di plural
ha agbago catholic!
Re: Igbo Kwenu ! Kwenu Kwezo Nu ! Join Us If You Proud To Be An Igbo Guy/lady by echelon(m): 7:08am On May 02, 2008
@+osisi
Nne wetin dey happen nah? Dem just dey ban you dey go? Wetin you do this last time?
Re: Igbo Kwenu ! Kwenu Kwezo Nu ! Join Us If You Proud To Be An Igbo Guy/lady by ifyalways(f): 11:56am On May 02, 2008
Darfur,Ifylayer is no more na nairaland cry cry cry so Ify herself is now on heat,nobody to lay her again cheesy lol,mu na Obim are finesss.dalu for asking.i notukwanu,gi bia lee anyi.
Sheniqua,heheheee ihe nkea a bu aha ndi ole ooh?udaume na mgbadoume niile di na a,b,ch igbo di na di aha.buko,o nwere rikom anywhere? cheesy d aha mere way,hoha cool ndeewo.onye Ihunanya tongue
Echelon,you seed what i sawd? cheesy

Buko,o nwere onye gara ala Imo recently? a nurum na ala Owerri buzi paw-paw ugbua.Ha si na onye si gommenti etiti na agbali imezi obodo.Nke gbara m ara final bu na asi na ugbo "taxi" na ala owerri na ebu ntum oyi(AC) tongue o nwere onye ma whats happening?

ndu mmiri na azu.
Ugbogiri miriam mira nwanyi dim.
Re: Igbo Kwenu ! Kwenu Kwezo Nu ! Join Us If You Proud To Be An Igbo Guy/lady by Nobody: 9:57pm On May 02, 2008
ndi igbo newo nu,biko nne wela iwe na otego aka mbiara ebea,ne juru mu ni isi kariri akari,mana ubwo ife adigo nma

ahu odikwa ndie igbo anyi`?

unu birikwe
Re: Igbo Kwenu ! Kwenu Kwezo Nu ! Join Us If You Proud To Be An Igbo Guy/lady by sheniqua: 2:15am On May 03, 2008
ifyalways:

Darfur,Ifylayer is no more na nairaland cry cry cry so Ify herself is now on heat,nobody to lay her again cheesy lol,mu na Obim are finesss.dalu for asking.i notukwanu,gi bia lee anyi.
Sheniqua,heheheee ihe nkea a bu aha ndi ole ooh?udaume na mgbadoume niile di na a,b,ch igbo di na di aha.buko,o nwere rikom anywhere? cheesy d aha mere way,hoha cool ndeewo.onye Ihunanya tongue
Echelon,you seed what i sawd? cheesy


Buko,o nwere onye gara ala Imo recently? a nurum na ala Owerri buzi paw-paw ugbua.Ha si na onye si gommenti etiti na agbali imezi obodo.Nke gbara m ara final bu na asi na ugbo "taxi" na ala owerri na ebu ntum oyi(AC) tongue o nwere onye ma whats happening?

ndu mmiri na azu.
Ugbogiri miriam mira nwanyi dim.

Hapu nu nwata isi opioro mango anunwa si na ya nwe nairaland.
okuko chukwaa  ya oso
O mu na ndi alakuba
onye kwuo eziokwu h'emesie ya ike.
O gbasara m?
ike g'agwu ndi asiri cool
aha agwucha beghi wink
a n'eji amu eyinwe ashawo egwu?
Re: Igbo Kwenu ! Kwenu Kwezo Nu ! Join Us If You Proud To Be An Igbo Guy/lady by ChinenyeN(m): 1:03am On May 05, 2008
Ifyalways, ndeewo. Well, enweghi m okwu ugbuoa, so, ana m ekele unu. Ka Chineke nye unu niile ogologo ndu. Igbo ga-adi.
Re: Igbo Kwenu ! Kwenu Kwezo Nu ! Join Us If You Proud To Be An Igbo Guy/lady by presido1: 10:06am On May 05, 2008
Kee ebe ha ncha gara?
Oso abiola ozo kwa na threadia undecided undecided undecided
Re: Igbo Kwenu ! Kwenu Kwezo Nu ! Join Us If You Proud To Be An Igbo Guy/lady by ifyalways(f): 11:25am On May 05, 2008
ChineyeM ndeewo.ya gazie !
Pres ole onye gbara oso abiola? angry angry angry o dika i maghi na oku di over cheesy ndi ji nwanyi na umuaka na threadia dizi too much,plus ndi nwanyi jisie ike bad bad grin Nan na cerelac dizi onu now,NL a ga agwu school fees ka o ga azuta indomie? angry angry angry
lol.
i missed you ooooh dika nwanne ukwu buko
umu igbo o na o weghi onye gara ala owerri recently?ole Romy sef?Romy i nawa o na i naghi eru owerri?you must ofcos,owu ebe e nwere d best babes and wherever umu asa no(juilet) there must nweriririrrrrrrrrrrrrrri a Romoe there. grin
a chorom i confirm akuko m nuru,na taxi ala owerri bu "ntu oyi" ala a chowara igba m oooh.somebody say something pls.
Ya gaziere anyi niile na Izu uka ohuru a. kiss

(1) (2) (3) ... (461) (462) (463) (464) (465) (466) (467) ... (579) (Reply)

Nairaland Official Igbo, Hausa and Yoruba Dictionary / Lists Of Yoruba Names And Their English Meaning. / ..

(Go Up)

Sections: politics (1) business autos (1) jobs (1) career education (1) romance computers phones travel sports fashion health
religion celebs tv-movies music-radio literature webmasters programming techmarket

Links: (1) (2) (3) (4) (5) (6) (7) (8) (9) (10)

Nairaland - Copyright © 2005 - 2024 Oluwaseun Osewa. All rights reserved. See How To Advertise. 43
Disclaimer: Every Nairaland member is solely responsible for anything that he/she posts or uploads on Nairaland.