Welcome, Guest: Register On Nairaland / LOGIN! / Trending / Recent / New
Stats: 3,206,885 members, 7,997,128 topics. Date: Friday, 08 November 2024 at 12:11 AM

Igbo Kwenu ! Kwenu Kwezo Nu ! Join Us If You Proud To Be An Igbo Guy/lady - Culture (529) - Nairaland

Nairaland Forum / Nairaland / General / Culture / Igbo Kwenu ! Kwenu Kwezo Nu ! Join Us If You Proud To Be An Igbo Guy/lady (490605 Views)

Why Are You Proud To Be Nigerian? / Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady / Igbo Kwenu! kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/Lady (2) (3) (4)

(1) (2) (3) ... (526) (527) (528) (529) (530) (531) (532) ... (579) (Reply) (Go Down)

Re: Igbo Kwenu ! Kwenu Kwezo Nu ! Join Us If You Proud To Be An Igbo Guy/lady by Nobody: 11:44pm On Aug 21, 2008
Agaba, what happened to my igbo lessons na?
Re: Igbo Kwenu ! Kwenu Kwezo Nu ! Join Us If You Proud To Be An Igbo Guy/lady by ogamba(m): 8:18am On Aug 22, 2008
bia agaba mu ka inakpo anu ofia eehkwa lee anya kam gwa ikpalia mu ozo mu na achipu ya i kwesiri ina enwe nsopuru na ebe ndi ji nwanyi no
abulom gi ka bu okokpolo nachughari so umu ada di mma ,
anuru na ndi amaghi achu nwanyi ina abulu ha omepuru onye odili inanwa ndewu, bia nwokem orure mgbe iga eje nuru nwanyi ma chibaa ukwu olu inugo
Re: Igbo Kwenu ! Kwenu Kwezo Nu ! Join Us If You Proud To Be An Igbo Guy/lady by ogamba(m): 8:20am On Aug 22, 2008
bia romeo abu ewu iburu aturu
Re: Igbo Kwenu ! Kwenu Kwezo Nu ! Join Us If You Proud To Be An Igbo Guy/lady by agaba123(m): 9:20am On Aug 22, 2008
ogamba:

bia agaba mu ka inakpo anu ofia eehkwa lee anya kam gwa ikpalia mu ozo mu na achipu ya i kwesiri ina enwe nsopuru na ebe ndi ji nwanyi no
abulom gi ka bu okokpolo nachughari so umu ada di mma ,
anuru na ndi amaghi achu nwanyi ina abulu ha omepuru onye odili inanwa ndewu, bia nwokem orure mgbe iga eje nuru nwanyi ma chibaa ukwu olu inugo


kedu ebe nna m si puta?

biko umuagboghobia kpachanu anya n'ebe ogamba no. Ogamba bu egbe na-eruru okuko. Anya di ya nko. Lekwanu tactics chei dis boi di baad.

Jisie, inwe nsogbu I gwa m. Aga m eneyere gi aka. Anu mpam
Re: Igbo Kwenu ! Kwenu Kwezo Nu ! Join Us If You Proud To Be An Igbo Guy/lady by Mortiple(m): 12:13pm On Aug 22, 2008
Agaba na Ogamba,

Obu gini nese? Odisikwa onwere ihe ozo? Gwanu anyi ezi okpu.

Biko, "GBARANU OGWU UNU NUO!"
Ihe unu n'eme, umuwanyi ga ebido ijiya ako anyi bu umunwoke onu. Igbo si na: egbowe nwokoro ogu, odika oga alu ka dike!

Ya continue otua, agam aturula unu gap. This is not a threat!

Ify, nwannem nwanyim, ke ebe inu? cheesy Obu gini n'eme? Adim worried.

ChinenyeN - Uchem diya. Adikwam very chorry. cheesy

Toshmann - Ori ihe dinma, Ochomma Kpara Aku utu (termite) na agbaji umunwanyi kedu maka Amelika? grin

Echelon, Rampant, Ruby, etc ndewo nu o!
Re: Igbo Kwenu ! Kwenu Kwezo Nu ! Join Us If You Proud To Be An Igbo Guy/lady by Nobody: 1:38pm On Aug 22, 2008
Mortiple:

Agaba na Ogamba,

Obu gini nese?  Odisikwa onwere ihe ozo?  Gwanu anyi ezi okpu.

Biko, "GBARANU OGWU UNU NUO!"
Ihe unu n'eme, umuwanyi ga ebido ijiya ako anyi bu umunwoke onu.  Igbo si na: egbowe nwokoro ogu, odika oga alu ka dike!

Ya continue otua, agam aturula unu gap. This is not a threat!

Ify, nwannem nwanyim, ke ebe inu? cheesy Obu gini n'eme?  Adim worried.

ChinenyeN - Uchem diya.  Adikwam very chorry. cheesy

Toshmann - Ori ihe dinma, Ochomma Kpara Aku utu (termite) na agbaji umunwanyi kedu maka Amelika? grin

Echelon, Rampant, Ruby, etc ndewo nu o!


ndewo mortiple wink
Re: Igbo Kwenu ! Kwenu Kwezo Nu ! Join Us If You Proud To Be An Igbo Guy/lady by agaba123(m): 2:10pm On Aug 22, 2008
Mortiple:

Agaba na Ogamba,

Obu gini nese? Odisikwa onwere ihe ozo? Gwanu anyi ezi okpu.

Biko, "GBARANU OGWU UNU NUO!"
Ihe unu n'eme, umuwanyi ga ebido ijiya ako anyi bu umunwoke onu. Igbo si na: egbowe nwokoro ogu, odika oga alu ka dike!

Ya continue otua, agam aturula unu gap. This is not a threat!

Ify, nwannem nwanyim, ke ebe inu? cheesy Obu gini n'eme? Adim worried.

ChinenyeN - Uchem diya. Adikwam very chorry. cheesy

Toshmann - Ori ihe dinma, Ochomma Kpara Aku utu (termite) na agbaji umunwanyi kedu maka Amelika? grin

Echelon, Rampant, Ruby, etc ndewo nu o!

Juo nwamba ihe m agaghi eji nuo miri togbo iko? Arara m nwunye ya?
Re: Igbo Kwenu ! Kwenu Kwezo Nu ! Join Us If You Proud To Be An Igbo Guy/lady by Nobody: 5:51pm On Aug 22, 2008
agaba123:

Juo nwamba ihe m agaghi eji nuo miri togbo iko? Arara m nwunye ya?

maybe,its possible grin
Re: Igbo Kwenu ! Kwenu Kwezo Nu ! Join Us If You Proud To Be An Igbo Guy/lady by agaba123(m): 6:24pm On Aug 22, 2008
mesmya:

maybe,its possible grin
Ya bia kwuonu grin grin
Re: Igbo Kwenu ! Kwenu Kwezo Nu ! Join Us If You Proud To Be An Igbo Guy/lady by ogamba(m): 7:49pm On Aug 22, 2008
bia agaba mu na gi ano azo nwanyi agwarom gi na mu anugo nwanyi , anam enye gi ndumodu ka ije nuru nwanyi nke gi
inanu ma hapu umu agbogho ndi ozo aka , ichuo nwunyem atuom gi na arusi okija ma obu eme gi itenye ihe gi oto nime ya ima ihem an ekwu
mkpi anagbara aho ewu
Re: Igbo Kwenu ! Kwenu Kwezo Nu ! Join Us If You Proud To Be An Igbo Guy/lady by toshmann(m): 8:04pm On Aug 22, 2008
@all

zerenu agaba o, o na agwokwa ogwu grin remote control the guy di egwu grin grin oji touch and follow, jirikwa reply post and follow now anuru m na ojidekwala read and follow grin onye obula jidekwa nwunye ya aka o, agaba no around grin grin

fake mu o cheesy alikikwara m threadi ahu imeperela m wink igbaliala. ama m na mu na gi adika cheesy
Re: Igbo Kwenu ! Kwenu Kwezo Nu ! Join Us If You Proud To Be An Igbo Guy/lady by toshmann(m): 8:05pm On Aug 22, 2008
@mortiple, na wa 4 u o grin
gini ka nwa mama mere gi?
Re: Igbo Kwenu ! Kwenu Kwezo Nu ! Join Us If You Proud To Be An Igbo Guy/lady by ifyalways(f): 8:23pm On Aug 22, 2008
oh la la lacious cheesy cheesy cheesy cheesy cheesy cheesy
uwa na atom ka mmanu anwu.Chuwu dalu cool
@Ogamba,gbara ogwu gi nuo.hapu anyi aka esp Agaba. angry angry angry angry
@Agaba,hapu Ogamba.owu onye ochonganoko cheesy
@Mortiple,a nom ya.dalu,okwa i m juru gi na mbu,i choghi isam ya,"i ga alum"? cheesy lol been pretty busy mana obi no hia,always wink kedu kwanu?Ya gazie.
oooooh Rampant na change of name.o dikwa egwu.
@all,uwa bu paw pawwwwwwwwwwwwwwww cheesy cheesy cheesy cheesy
Uwa na atooooooo cheesy cheesy cheesy cheesy
Romy kiss kiss kiss kiss
Pres tongue tongue tongue tongue
GC,kedu?Ya gazie kiss
Chi-baby,ole ije?Chukwu gozie gi.
Re: Igbo Kwenu ! Kwenu Kwezo Nu ! Join Us If You Proud To Be An Igbo Guy/lady by agaba123(m): 9:04pm On Aug 22, 2008
ogamba:

bia agaba mu na gi ano azo nwanyi agwarom gi na mu anugo nwanyi , anam enye gi ndumodu ka ije nuru nwanyi nke gi
inanu ma hapu umu agbogho ndi ozo aka , ichuo nwunyem atuom gi na arusi okija ma obu eme gi itenye ihe gi oto nime ya ima ihem an ekwu
mkpi anagbara aho ewu

Onye a esila n ncheghari baa alusi Okija.

anyway ncheghari di n'udi n'udi. M gawa uka ma gi gawa Okija? hehehe umunwanyi kpachara anya na dis smooth operator nwekwa startegy

Agadi ekwe nka.
Re: Igbo Kwenu ! Kwenu Kwezo Nu ! Join Us If You Proud To Be An Igbo Guy/lady by Nobody: 9:50pm On Aug 22, 2008
toshmann:

@all

zerenu  agaba o, o na agwokwa ogwu grin  remote control the guy di egwu grin grin oji touch and follow, jirikwa reply post and follow now anuru m na ojidekwala read and follow grin  onye obula jidekwa nwunye ya aka o, agaba no around grin grin

fake mu o cheesy  alikikwara m threadi ahu imeperela m wink igbaliala. ama m na mu na gi adika cheesy

hehehehehehe so agaba na guo ogwu? grin biko ezekwalamu grin
Re: Igbo Kwenu ! Kwenu Kwezo Nu ! Join Us If You Proud To Be An Igbo Guy/lady by toshmann(m): 9:58pm On Aug 22, 2008
ifyalways:

@Mortiple,a nom ya.dalu,okwa i m juru gi na mbu,i choghi isam ya[b],"i ga alum"? [/b] cheesy

ekwenkugba shocked shocked shocked

ala akwupula otele grin grin

onu m shut up lipsrsealed
Re: Igbo Kwenu ! Kwenu Kwezo Nu ! Join Us If You Proud To Be An Igbo Guy/lady by ogamba(m): 10:20pm On Aug 22, 2008
bia ify ino acho onye go alu gi kam gwa gi oburu na itukwasi ndia obi fa emepu gi oyi ,
were ehihe cho ewu ojii tupu ochichiri agba
Re: Igbo Kwenu ! Kwenu Kwezo Nu ! Join Us If You Proud To Be An Igbo Guy/lady by ChinenyeN(m): 5:29am On Aug 23, 2008
Ndi Igbo Kwenu! Kwenu! Kwezuonu! Olee otu unu di? Ahu o dikwa unu niile mma? Ana m atufuru unu ekele.

Achoro m ima ma ihe unu na-ekwu ebea o bu serious talk ma obu naani njakiri n'ihi na otu unu no na-ekwu okwu ebea di egwu. Mmadu guo ya, ya eche na unu na-ese okwu. Ma m kwa. Amadi m ( Otu ahu o bu ka esi ede ya?) ma obu eziokwu ka o bu soso njakiri bu ihe unu na-ekwu ebea. Bikonu, ana m ariokwa unu aririo. Unu jiri nwayo na-aga. O gaghi adi mma mmadu bia ebea bu ebe ndi Igbo ji-agbako, bia hu na mmekpa-ahu di mgbe ekwesiri inwe obi uto. O di egwu. Besides, O naghi amasi nwantakiri ihu nga ndi okenye no na-ese okwu.  grin

Mortiple, nsogbu adighi.

Ndeewo nu. Igbo ga-adiriri.  cool

Ana m agbali oke m nwere ike igbali. Ndeewo nu oooo!!!  smiley
Re: Igbo Kwenu ! Kwenu Kwezo Nu ! Join Us If You Proud To Be An Igbo Guy/lady by Nobody: 10:54am On Aug 23, 2008
Ndi igbo e kene mu unu ooooo!

Ma ndi na ako onu, ma ndi na ama njakiri, ma ndi na ako akuko ifunaya!

Dalu!
Re: Igbo Kwenu ! Kwenu Kwezo Nu ! Join Us If You Proud To Be An Igbo Guy/lady by ifyalways(f): 8:33pm On Aug 23, 2008
ogamba:

bia ify ino acho onye go alu gi kam gwa gi oburu na itukwasi ndia obi fa emepu gi oyi ,
were ehihe cho ewu ojii tupu ochichiri agba
bia Pres dikwa kiaful.
a gbalam gi nkiti enough,akpa amu zakwa gi ebe ahu. cheesy cheesy cheesy
toshmann:

ekwenkugba shocked shocked shocked

ala akwupula otele grin grin

onu m shut up lipsrsealed
Yes,gini mezie? cheesy cheesy cheesy
o nwere ihe bu ihe ohuru ?
A chokwaranum imanu sef tongue tongue tongue tongue tongue
@Olibyno,ndeewo.Ya gaziere gi.kedu maka Esut?gbado kwa anya.
@all weekendi oma na izu uka ohuru oma.nke onye na eme di nma,ya gaziere ya cool cool
Re: Igbo Kwenu ! Kwenu Kwezo Nu ! Join Us If You Proud To Be An Igbo Guy/lady by Queenisha: 8:36pm On Aug 23, 2008
Onye kwa n'acho di?
ify nwa nma? shocked shocked
Re: Igbo Kwenu ! Kwenu Kwezo Nu ! Join Us If You Proud To Be An Igbo Guy/lady by ifyalways(f): 8:40pm On Aug 23, 2008
rotflmao
o dikwa egwu.
ole onye na acho di?unu gwam okwu cheesy cheesy cheesy
@ChinenyeM?obi a mapula gi.ihe nile anyi na ede ebea bu njakiri,too bad ma o buru na onye o bula na e takei ya serious.
For mu na ndi otu m,okwa njakiri na egwuriegwu all da way.nsogbu anoghi.
@Mortiple,a kam na aju gi " i choro ilum?
Re: Igbo Kwenu ! Kwenu Kwezo Nu ! Join Us If You Proud To Be An Igbo Guy/lady by Queenisha: 8:57pm On Aug 23, 2008
onye na e take ihe anyi n'ekwu hia serious?
obi church kamu eji ekwu my own o
onye egbukwala onwe ya
Re: Igbo Kwenu ! Kwenu Kwezo Nu ! Join Us If You Proud To Be An Igbo Guy/lady by onyinye2(f): 9:01pm On Aug 23, 2008
Ify na Queen, kedunu?
Re: Igbo Kwenu ! Kwenu Kwezo Nu ! Join Us If You Proud To Be An Igbo Guy/lady by Nobody: 9:10pm On Aug 23, 2008
queenisha kedu? oo jenny ne ekene grin cheesy
Re: Igbo Kwenu ! Kwenu Kwezo Nu ! Join Us If You Proud To Be An Igbo Guy/lady by obongyi: 1:24am On Aug 24, 2008
Yah, I am an mbaise born daughter grin grin grin grin grin grin grin grin grin
Re: Igbo Kwenu ! Kwenu Kwezo Nu ! Join Us If You Proud To Be An Igbo Guy/lady by Nobody: 1:39am On Aug 24, 2008
@IFYALWAYS.
Ify kedu ka ime? dalu rie nne. anam akwado si ike ofuma.

Queenisha ke kwanu? anam afu aka aro gi na nairaland anyi.
read some of your posts. keep it up!

ndewo!
Re: Igbo Kwenu ! Kwenu Kwezo Nu ! Join Us If You Proud To Be An Igbo Guy/lady by ifyalways(f): 2:38am On Aug 24, 2008
Onyi-bekee kedu?Chukwu Gozie gi .
Ada Mbaise,Obongyn. . . hehe aha gia dikwa egwu.biko;ile otu e si e pronounce ya?o bu na imi ka o bu akpiri ? cheesy ndeewo na ogbakp ndi igbo,ebe anyi na akpa na ekwukwa ihe o bula gbasara ma o bu na agbasaghi onye o bula.nno kiss
Olibyno,i ka no ya?a puchalam lota.Mu na Mortiple gara nurutu mmai cheesy .lol jisie ike biko,akwukwo amaka.
@all,ka ututu tutara anyi nile ihe oma.
Re: Igbo Kwenu ! Kwenu Kwezo Nu ! Join Us If You Proud To Be An Igbo Guy/lady by Nobody: 2:52am On Aug 24, 2008
Ify welecomu, Nne, akam no kwaya o! Anam ese Project mu with Auto CAD Design.
mana oge na adghi anya agam mu anakpu ura.
Gi na Mortiple? na abania? O club?
anyhow
Re: Igbo Kwenu ! Kwenu Kwezo Nu ! Join Us If You Proud To Be An Igbo Guy/lady by Queenisha: 2:57am On Aug 24, 2008
dalu mazi olibyno
jidekwa k'iji

mesmya:

queenisha kedu? oo jenny ne ekene grin cheesy

jenny nwa nma ozo kwa eeeee!!!
Hmm
This kain thing?
Re: Igbo Kwenu ! Kwenu Kwezo Nu ! Join Us If You Proud To Be An Igbo Guy/lady by darfur(m): 4:44am On Aug 24, 2008
ify, ana m eweliri gi aka elu cheesy

umunwoke ju iru oru chukwu si ha ruo (icho nwanyi a ga alu alu) umuada aruwazie the oru(chuwazie di aga alu by personal hussling) grin
Re: Igbo Kwenu ! Kwenu Kwezo Nu ! Join Us If You Proud To Be An Igbo Guy/lady by agaba123(m): 12:52pm On Aug 24, 2008
darfur:

ify, ana m eweliri gi aka elu cheesy

umunwoke ju iru oru chukwu si ha ruo (icho nwanyi a ga alu alu) umuada aruwazie the oru(chuwazie di aga alu by personal hussling) grin
Taa mechie onu angry

(1) (2) (3) ... (526) (527) (528) (529) (530) (531) (532) ... (579) (Reply)

Nairaland Official Igbo, Hausa and Yoruba Dictionary / Lists Of Yoruba Names And Their English Meaning. / ..

(Go Up)

Sections: politics (1) business autos (1) jobs (1) career education (1) romance computers phones travel sports fashion health
religion celebs tv-movies music-radio literature webmasters programming techmarket

Links: (1) (2) (3) (4) (5) (6) (7) (8) (9) (10)

Nairaland - Copyright © 2005 - 2024 Oluwaseun Osewa. All rights reserved. See How To Advertise. 49
Disclaimer: Every Nairaland member is solely responsible for anything that he/she posts or uploads on Nairaland.