Welcome, Guest: Register On Nairaland / LOGIN! / Trending / Recent / New
Stats: 3,177,414 members, 7,901,156 topics. Date: Friday, 26 July 2024 at 02:44 AM

Igbo Kwenu ! Kwenu Kwezo Nu ! Join Us If You Proud To Be An Igbo Guy/lady - Culture (535) - Nairaland

Nairaland Forum / Nairaland / General / Culture / Igbo Kwenu ! Kwenu Kwezo Nu ! Join Us If You Proud To Be An Igbo Guy/lady (480157 Views)

Why Are You Proud To Be Nigerian? / Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady / Igbo Kwenu! kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/Lady (2) (3) (4)

(1) (2) (3) ... (532) (533) (534) (535) (536) (537) (538) ... (579) (Reply) (Go Down)

Re: Igbo Kwenu ! Kwenu Kwezo Nu ! Join Us If You Proud To Be An Igbo Guy/lady by darfur(m): 4:45pm On Sep 10, 2008
agaba ano m ya o, ana m ezi ike, maka very soon, m daba trafalgar ga oru grin
Re: Igbo Kwenu ! Kwenu Kwezo Nu ! Join Us If You Proud To Be An Igbo Guy/lady by Queenisha: 5:05pm On Sep 10, 2008
darfur:

@ozioma's profile shocked shocked

ozii, iwu waiter na duke's palace? grin grin grin

nwanne ghara, . . . gharawa o . . grin . . . mana ajukwala m ihe m na eme na central london grin grin grin umuigbo ga asurvive nu somehow grin

the thing na akwu ugwo bills m cheesy

shocked shocked shocked
ozii nwanne m topuru etopu ma nma nwoke
nwe ezigbo shape ka obama
ozii ibu waiter?
Re: Igbo Kwenu ! Kwenu Kwezo Nu ! Join Us If You Proud To Be An Igbo Guy/lady by agaba123(m): 5:08pm On Sep 10, 2008
Nwanna jisie ike
Re: Igbo Kwenu ! Kwenu Kwezo Nu ! Join Us If You Proud To Be An Igbo Guy/lady by oziomatv(m): 5:11pm On Sep 10, 2008
darfur:

@ozioma's profile shocked shocked

ozii, iwu waiter na duke's palace? grin grin grin

nwanne ghara, . . . gharawa o . . grin . . . mana ajukwala m ihe m na eme na central london grin grin grin umuigbo ga asurvive nu somehow grin

the thing na akwu ugwo bills m cheesy
You get bad mounth ooo
how you come nail me like this naw? I better sell drug naw.
Re: Igbo Kwenu ! Kwenu Kwezo Nu ! Join Us If You Proud To Be An Igbo Guy/lady by oziomatv(m): 5:18pm On Sep 10, 2008
Queenisha:

shocked shocked shocked
ozii nwanne m topuru etopu ma nma nwoke
nwe ezigbo shape ka obama
ozii ibu waiter?

Nna ndia egbuo mu ebea chineke meee, ya bu na onye oji enwe kwaghi ike iri nri ebe ndi ocha na aga eri nri,
Ka mu wepu kwa di picture befor unu asi na mu na akwazi barrow.
Re: Igbo Kwenu ! Kwenu Kwezo Nu ! Join Us If You Proud To Be An Igbo Guy/lady by Queenisha: 5:22pm On Sep 10, 2008
oziomatv:

Nna ndia egbuo mu ebea chineke meee, ya bu na onye oji enwe kwaghi ike iri nri ebe ndi ocha na aga eri nri,
Ka mu wepu kwa di picture befor unu asi na mu na akwazi barrow.

ROFL.
Nna Tuxedo k'obu suit ahu mere i di ka onye no na official business
dika waiter na serve table Queen Eliza m'obu table that French President nke nwunye ya n'agba akwuna kwuna
Idighi k'onye barrow m'obu ocho passenger
idi ka high class maitre D
Re: Igbo Kwenu ! Kwenu Kwezo Nu ! Join Us If You Proud To Be An Igbo Guy/lady by Queenisha: 5:24pm On Sep 10, 2008
O Nwanne Ozii
i na achizi nama?
Re: Igbo Kwenu ! Kwenu Kwezo Nu ! Join Us If You Proud To Be An Igbo Guy/lady by oziomatv(m): 5:32pm On Sep 10, 2008
Queenisha:

ROFL.
Nna Tuxedo k'obu suit ahu mere ga di ka onye no na official business
dika waiter na serve table Queen Eliza m'obu table that French President nke nwunye ya n'agba akwuna kwuna
Idighi k'onye barrow m'obu ocho passenger
idi ka high class maitre D
Please are you people trying to make me have nightmare tonight,

I told these guys not to choose that kind of dressing, for the party. I've been once mistaken by a fellow customer as a waiter in nigeria before maybe cause am slim. The other day a policeman harrass me thinking that am the driver to my friend.
Re: Igbo Kwenu ! Kwenu Kwezo Nu ! Join Us If You Proud To Be An Igbo Guy/lady by oziomatv(m): 5:34pm On Sep 10, 2008
Queenisha:

O Nwanne Ozii
i na achizi nama?
unu enweka onu ojo.
Re: Igbo Kwenu ! Kwenu Kwezo Nu ! Join Us If You Proud To Be An Igbo Guy/lady by darfur(m): 5:35pm On Sep 10, 2008
lol

ozii na echetaram giringori akabogu na clarius mgbojirikwe alais 4:30 grin
Re: Igbo Kwenu ! Kwenu Kwezo Nu ! Join Us If You Proud To Be An Igbo Guy/lady by oziomatv(m): 5:39pm On Sep 10, 2008
darfur:

lol

ozii na echetaram giringori akabogu na clarius mgbojirikwe alais 4:30 grin
Nwanna igbuo kwem here,A maghi m na inwere onu ojo like this?
Re: Igbo Kwenu ! Kwenu Kwezo Nu ! Join Us If You Proud To Be An Igbo Guy/lady by darfur(m): 5:43pm On Sep 10, 2008
infact foto gi nkea wuzi natty onye aguru grin

ozii, ikara aka cheesy
Re: Igbo Kwenu ! Kwenu Kwezo Nu ! Join Us If You Proud To Be An Igbo Guy/lady by oziomatv(m): 5:48pm On Sep 10, 2008
ka m zuro unu ike, my friend ji zim eme ihe ochi here.
He's calling me ozioma the waiter.
Re: Igbo Kwenu ! Kwenu Kwezo Nu ! Join Us If You Proud To Be An Igbo Guy/lady by darfur(m): 5:51pm On Sep 10, 2008
oziii, lol, nwoke oma. onye oma m ji eme onu. ka m ga oru.
ozii ajukwala m ihe m na aru, mana achoro m igbada central london ugbua grin

ahuhu di n'uwa o, agachaa school, agawa oru grin no rest. maka obodo eliza ga ana m bills, ok kwa
ya gazie wink
Re: Igbo Kwenu ! Kwenu Kwezo Nu ! Join Us If You Proud To Be An Igbo Guy/lady by oziomatv(m): 5:58pm On Sep 10, 2008
darfur:

oziii, lol, nwoke oma. onye oma m ji eme onu. ka m ga oru.
ozii ajukwala m ihe m na aru, mana achoro m igbada central london ugbua grin

ahuhu di n'uwa o, agachaa school, agawa oru grin no rest. maka obodo eliza ga ana m bills, ok kwa
ya gazie wink
Nke onye na eme ya gazie, ije oma, ya abukwala na ijere ibi nwanyi mmadu.
Re: Igbo Kwenu ! Kwenu Kwezo Nu ! Join Us If You Proud To Be An Igbo Guy/lady by Ikomi(m): 7:36pm On Sep 10, 2008
Ifyalways yuru nsi na church gbaa oso, Ifyalways angry
Re: Igbo Kwenu ! Kwenu Kwezo Nu ! Join Us If You Proud To Be An Igbo Guy/lady by Queenisha: 8:28pm On Sep 10, 2008
ikomiiiiiiiiiiiiiiiiiiiiiiiiiiiiiii
anuru m na ituwara nwanyi ime ejima ?
missed you.
Re: Igbo Kwenu ! Kwenu Kwezo Nu ! Join Us If You Proud To Be An Igbo Guy/lady by coolboy100(m): 9:02pm On Sep 10, 2008
igbo kwenu! kwenu!! kwezono!!! i am proud to be an igbo guy, from enugu state coal city, isu-awaa, in agwu lacal goverment, igbo mamanu
Re: Igbo Kwenu ! Kwenu Kwezo Nu ! Join Us If You Proud To Be An Igbo Guy/lady by toshmann(m): 1:18am On Sep 11, 2008
ndi be anyi ndewonu oooo, onye no ya taa. nwa mama adabatala nuoooooo

faketan, ify, who dey here
Re: Igbo Kwenu ! Kwenu Kwezo Nu ! Join Us If You Proud To Be An Igbo Guy/lady by toshmann(m): 1:20am On Sep 11, 2008
darfur:

oziii, lol, nwoke oma. onye oma m ji eme onu. ka m ga oru.
ozii ajukwala m ihe m na aru, mana achoro m igbada central london ugbua grin

ahuhu di n'uwa o, agachaa school, agawa oru grin no rest. maka obodo eliza ga ana m bills, ok kwa
ya gazie wink

bia bia bia bia, soo nwa sudan ka na asa efere na central london? shocked shocked chei, ala aruola oooo, darfur o ga adiri gi mma. inula. hapu, one day ndi ozo ga asa efere gi.
Re: Igbo Kwenu ! Kwenu Kwezo Nu ! Join Us If You Proud To Be An Igbo Guy/lady by agaba123(m): 1:58am On Sep 11, 2008
toshmann:

ndi be anyi ndewonu oooo, onye no ya taa. nwa mama adabatala nuoooooo

faketan, ify, who dey here

Echekwa m na nani ihe ojoo I na-eme bu na I na-achukariri nkita na nwanyi
Ugbua I na-agbazi oso na Ogbako. Anyway ama m na O bu ka dichaa mma.

Ngwa jisie ike di anyi.
Re: Igbo Kwenu ! Kwenu Kwezo Nu ! Join Us If You Proud To Be An Igbo Guy/lady by ChinenyeN(m): 3:52pm On Sep 11, 2008
Ngwa, Igbo Kwenu! Ndi Igbo Kwenu! Umu Igbo niile Kwezuonu! Ndi nke ozo, hiiiiiiiiiii!! (**na-efe aka** cheesy)

Ahu o dikwa unu ike? Asi m ka m ji oherea were kelee unu niile. Chukwu nonyere unu niile.

Ndeewo nu.
Re: Igbo Kwenu ! Kwenu Kwezo Nu ! Join Us If You Proud To Be An Igbo Guy/lady by toshmann(m): 4:09pm On Sep 11, 2008
fake mu oooo, olee gi kwanu cheesy

toshmann nwa mama agbaala nu ooo
Re: Igbo Kwenu ! Kwenu Kwezo Nu ! Join Us If You Proud To Be An Igbo Guy/lady by toshmann(m): 6:06pm On Sep 11, 2008
faketan echeela m gi ahughim gi, alawala m, ka m ga hie ura. amaghi m ma felimbombo ojidela gi final. chi ejibe unu alabala already grin o dika oji gi na njo grin
okay, fall adabatala na UK, cheesy oyi naha abia nwaypo nwayo grin

jirikwa Condom o grin
Re: Igbo Kwenu ! Kwenu Kwezo Nu ! Join Us If You Proud To Be An Igbo Guy/lady by agaba123(m): 8:39pm On Sep 11, 2008
toshmann:

faketan echeela m gi ahughim gi, alawala m, ka m ga hie ura. amaghi m ma felimbombo ojidela gi final. chi ejibe unu alabala already grin o dika oji gi na njo grin
okay, fall adabatala na UK, cheesy oyi naha abia nwaypo nwayo grin

jirikwa Condom o grin

Nwanna onwero ife na-eme nu.
Ekene diri chukwu na ibatara
Mana Tosh, agwara m gi felibombo relocate to USA in MAY.

O zugbo onuru na ipugo, ya esochie gi azu. Ogbara m ghari na Okahuro gi.

I nwere ike chekia LAS VEGAS ka i mara ma I ga-ahu.
Udo diri gi
Ekenekwa m unu
Re: Igbo Kwenu ! Kwenu Kwezo Nu ! Join Us If You Proud To Be An Igbo Guy/lady by ifyalways(f): 8:26pm On Sep 13, 2008
gini na eme quote buttom mu? angry
@Ikomi kwanyere onwe gi ukwu.ole ihe m mere gi?lol missed you lots kiss kiss kiss
GC, a dinm nma,e gbanweghim aha obula.i still remain Ifeoma.kedu kwanu? kiss cheesy wink
Pres/FromUK ,o gini ji nkita onwu?was it cancellled?gwa m now sad
igbo hi cool
Re: Igbo Kwenu ! Kwenu Kwezo Nu ! Join Us If You Proud To Be An Igbo Guy/lady by agaba123(m): 8:29pm On Sep 13, 2008
ifyalways:

gini na eme quote buttom mu? angry
@Ikomi kwanyere onwe gi ukwu.ole ihe m mere gi?lol missed you lots kiss kiss kiss
GC, a dinm nma,e gbanweghim aha obula.i still remain Ifeoma.kedu kwanu? kiss cheesy wink
Pres/FromUK ,o gini ji nkita onwu?was it cancellled?gwa m now sad
igbo hi cool
kedu?
Re: Igbo Kwenu ! Kwenu Kwezo Nu ! Join Us If You Proud To Be An Igbo Guy/lady by ifyalways(f): 8:37pm On Sep 13, 2008
@Fake a dim nma.a maghim ihe na eme ihe m nke ozo wink o naghi aru oru. a garam maternity leave wink nne m lerem omugwo kara aka.BTW loser ahu actiri some funny moves but anyway ihe niile a dila nma ugbua. i hope to dozie ya soon.akuko juru ite cheesy kedu kwanu?missed you lots kiss kiss kiss
Re: Igbo Kwenu ! Kwenu Kwezo Nu ! Join Us If You Proud To Be An Igbo Guy/lady by agaba123(m): 8:38pm On Sep 13, 2008
go to your yahoo inbox.

are you still using the old yahoo?
Re: Igbo Kwenu ! Kwenu Kwezo Nu ! Join Us If You Proud To Be An Igbo Guy/lady by ifyalways(f): 8:41pm On Sep 13, 2008
Yes ofcourse .i sendirim wu?lol ahu chorom ego ugbua cheesy
let me see wink
Re: Igbo Kwenu ! Kwenu Kwezo Nu ! Join Us If You Proud To Be An Igbo Guy/lady by ifyalways(f): 8:46pm On Sep 13, 2008
been there,didnt see nuffin sad still there anyway
Re: Igbo Kwenu ! Kwenu Kwezo Nu ! Join Us If You Proud To Be An Igbo Guy/lady by agaba123(m): 8:52pm On Sep 13, 2008
ndo

(1) (2) (3) ... (532) (533) (534) (535) (536) (537) (538) ... (579) (Reply)

Nairaland Official Igbo, Hausa and Yoruba Dictionary / Lists Of Yoruba Names And Their English Meaning. / ..

(Go Up)

Sections: politics (1) business autos (1) jobs (1) career education (1) romance computers phones travel sports fashion health
religion celebs tv-movies music-radio literature webmasters programming techmarket

Links: (1) (2) (3) (4) (5) (6) (7) (8) (9) (10)

Nairaland - Copyright © 2005 - 2024 Oluwaseun Osewa. All rights reserved. See How To Advertise. 37
Disclaimer: Every Nairaland member is solely responsible for anything that he/she posts or uploads on Nairaland.