Welcome, Guest: Register On Nairaland / LOGIN! / Trending / Recent / New
Stats: 3,205,453 members, 7,992,516 topics. Date: Sunday, 03 November 2024 at 08:45 AM

Igbo Kwenu! kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/Lady - Culture (88) - Nairaland

Nairaland Forum / Nairaland / General / Culture / Igbo Kwenu! kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/Lady (126140 Views)

15 Reasons You Should Be Proud To Be A Nigerian(pics) / Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady / Igbo Kwenu ! Kwenu Kwezo Nu ! Join Us If You Proud To Be An Igbo Guy/lady (2) (3) (4)

(1) (2) (3) ... (85) (86) (87) (88) (89) (90) (91) ... (100) (Go Down)

Re: Igbo Kwenu! kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/Lady by ibobabe(f): 9:19pm On Dec 21, 2009
otele:

@agaba
mba, agbaghi m oso at all, a no m ya all the time n'ele anya, ma na amaghi m onye ibobabe wu, so m si ka m bia warn ya maka gi na your gang. achoghi m ka ndi biara ohuru daba na aka gi na your gang members
aburom onye ofuu, adim MIA for a while smiley
amam ya na ndi gang ya
ndi ala, mana akwadoom akwado tongue tongue
Re: Igbo Kwenu! kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/Lady by agabaI23(m): 9:19pm On Dec 21, 2009
ibobabe:


grin grin grin
otele, anugom di biko
agaba bu nwannem na Kristi
Otele

Okwa I na-anu? grin grin grin grin


Onwerela mgbe O tinyere oku na thread mechaa gbaa oso. O bughi onye ohuru ore garri grin grin
Re: Igbo Kwenu! kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/Lady by agabaI23(m): 9:20pm On Dec 21, 2009
Chei tesco ga-emechikwa maka ibobabe biara. ka m jee ahia christmas grin grin grin
Re: Igbo Kwenu! kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/Lady by otele(m): 9:21pm On Dec 21, 2009
@ibobabe

nwanne na kristi? agaba? krisiti shocked shocked . . . . . . .  grin grin grin grin grin
ada bekee, biko ka m gwa gi, agaba na kristi/christ/church anaghi aga na one sentence . . .

agababagabagaba . . . ijila church chuwa nwanne anyi nwanyi no na di angry

agaba angry
Re: Igbo Kwenu! kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/Lady by ibobabe(f): 9:22pm On Dec 21, 2009
agaba,ikana ekwu??
echem na ina aga icho ife iga eli??
ajo anu grin grin
Re: Igbo Kwenu! kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/Lady by ibobabe(f): 9:24pm On Dec 21, 2009
otele:

@ibobabe

nwanne na kristi? agaba? krisiti shocked shocked . . . . . . .  grin grin grin grin grin
ada bekee, biko ka m gwa gi, agaba na kristi/christ/church anaghi aga na one sentence . . .

agababagabagaba . . . ijila church chuwa nwanne anyi nwanyi no na di angry

agaba angry

grin grin grin
isi adiro gi mma
agyy nwanna bu nwannem ke mgbe
rapuchaa ife ona ekwu grin
Re: Igbo Kwenu! kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/Lady by otele(m): 9:25pm On Dec 21, 2009
ajo anu ojooo angry

ahaa, agaba, tesco na erezi garri, eresiri m ha garri 5 tonnes last week, gaa any tesco na south london, especially ebe ahu darfur bi, i ga ahu garri. ujo atula gi the garri wu FIFA approved cheesy
Re: Igbo Kwenu! kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/Lady by agabaI23(m): 9:26pm On Dec 21, 2009
ibobabe:

agaba,ikana ekwu??
echem na ina aga icho ife iga eli??
ajo anu grin grin

Nne m I ma na otego m husiri gi. O di m ka m puo ugbua I gbafuo ozo agaghi m ahukwa gi ozo.

hapu otele, o dika ndi africa alachaala ulo ekeresimesi. Ahia garri adighizi aga aga grin grin
Re: Igbo Kwenu! kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/Lady by agabaI23(m): 9:27pm On Dec 21, 2009
agabaI23:

Nne m I ma na otego m husiri gi. O di m ka m puo ugbua I gbafuo ozo agaghi m ahukwa gi ozo.

hapu otele, o dika ndi africa alachaala ulo ekeresimesi. Ahia garri adighizi aga aga grin grin
Oburu maka garri gi, m ridebe garri.

Okwa nke a Toshi richara gawa ulo ogwu?

Ekweghi m
Re: Igbo Kwenu! kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/Lady by ibobabe(f): 9:29pm On Dec 21, 2009
agabaI23:

Nne m I ma na otego m husiri gi. O di m ka m puo ugbua I gbafuo ozo agaghi m ahukwa gi ozo.

hapu otele, o dika ndi africa alachaala ulo ekeresimesi. Ahia garri adighizi aga aga grin grin

rotflmao, enenesigom exam
anozim ya for a while, egwu atuna gi

otele, grin grin
isi adiro unu mma
Re: Igbo Kwenu! kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/Lady by otele(m): 9:33pm On Dec 21, 2009
ibobabe, agaba dikwa dangerous o, oteela ihuru ya, de guy don change. onye a gara church chuo nwunye pastor
nne dikwa careful o, anya agaba na acha red, o na eji ogwu achu nwayi

agaba
imee ibobabe ihe obula na adighi mma, aga m agwa ndi nile no na threadia ka achupu gi na ogbako ummunna angry


by the way, agaba dont worry maka igbobabe, gawa shopping gi, a nu m ya, a gam eleta ya cheesy
Re: Igbo Kwenu! kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/Lady by ibobabe(f): 9:35pm On Dec 21, 2009
otele:

ibobabe, agaba dikwa dangerous o, oteela ihuru ya, de guy don change. onye a gara church chuo nwunye pastor
nne dikwa careful o, anya agaba na acha red, o na eji ogwu achu nwayi

agaba
imee ibobabe ihe obula na adighi mma, aga m agwa ndi nile no na threadia ka achupu gi na ogbako ummunna angry


by the way, agaba dont worry maka igbobabe, gawa shopping gi, a nu m ya, a gam eleta ya cheesy



grin grin grin grin
onye oma emeka
akwadogoolum unu ncha

anya ya na acha red, amam,mana obughi ogwu
oo akwa ona ebe na ayo umu nwanyi mere ya cheesy cheesy
Re: Igbo Kwenu! kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/Lady by agabaI23(m): 9:35pm On Dec 21, 2009
Ok ka m jee ahia ekeresimesi.
Enwekwara m ike izute gi ozo mgbe laghachiri wink
Kpachapuru otele anya, umunwanyi ndi so ya laa akochabeghi akuko ya.
Ichoro iso koo ya bu akuko? grin

otele:

ibobabe, agaba dikwa dangerous o, oteela ihuru ya, de guy don change. onye a gara church chuo nwunye pastor
nne dikwa careful o, anya agaba na acha red, o na eji ogwu achu nwayi

agaba
imee ibobabe ihe obula na adighi mma, aga m agwa ndi nile no na threadia ka achupu gi na ogbako ummunna angry


by the way, agaba dont worry maka igbobabe, gawa shopping gi, a nu m ya, a gam eleta ya cheesy

grin grin grin grin grin grin
I na-agba mmiri na okwute.
Re: Igbo Kwenu! kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/Lady by ibobabe(f): 9:39pm On Dec 21, 2009
agabaI23:

Ok ka m jee ahia ekeresimesi.
Enwekwara m ike izute gi ozo mgbe laghachiri wink
Kpachapuru otele anya, umunwanyi ndi so ya laa akochabeghi akuko ya.
Ichoro iso koo ya bu akuko? grin
grin grin grin grin grin grin
I na-agba mmiri na okwute.


ok agyyyyy
anam eche gi
rapu otele,amam na obu ezigbo ajo anu cheesy cheesy
Re: Igbo Kwenu! kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/Lady by otele(m): 9:44pm On Dec 21, 2009
chei, ogwu agaba is working o sad . . ibibabe is disregarding my advice o . . . . . agaba choro ime aru this xmas o sad
i wont let it happen,

ibobabe, dont worry, ka m gaa my otumakpu locotus owughi nani agaba ma k'esi use juju cool

nne, dont worry, ka m ga mee my own espirito securite, onweghi ihe ga eme gi
Re: Igbo Kwenu! kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/Lady by ibobabe(f): 9:47pm On Dec 21, 2009
otele:

chei, ogwu agaba is working o sad . . ibibabe is disregarding my advice o . . . . . agaba choro ime aru this xmas o sad
i wont let it happen,

ibobabe, dont worry, ka m gaa my otumakpu locotus owughi nani agaba ma k'esi use juju cool

nne, dont worry, ka m ga mee my own espirito securite, onweghi ihe ga eme gi

grin grin grin grin grin grin
osokwaa gi suo spanishgbo, onwero ife na eme
agyyy baby 4 lyfff tongue tongue
Re: Igbo Kwenu! kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/Lady by agabaI23(m): 10:44pm On Dec 21, 2009
otele:

chei, ogwu agaba is working o sad . . ibibabe is disregarding my advice o .  . . . . agaba choro ime aru this xmas o sad
i wont let it happen,

ibobabe, dont worry, ka m gaa my otumakpu locotus owughi nani agaba ma k'esi use juju cool

nne, dont worry, ka m ga mee my own espirito securite, onweghi ihe ga eme gi
grin grin grin grin wonders shall never end. O ji spanish achu, kpoo ya otele
ibobabe:

grin grin grin grin grin grin
osokwaa gi suo spanishgbo, onwero ife na eme

agyyy baby 4 lyfff tongue tongue
Onye nkem ndewoo.
Re: Igbo Kwenu! kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/Lady by ibobabe(f): 1:05am On Dec 22, 2009
agabaI23:

grin grin grin grin wonders shall never end. O ji spanish achu, kpoo ya oteleOnye nkem ndewoo.


ur welcome, grin grin
ika no ebea
o na inaro alaru ula?
Re: Igbo Kwenu! kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/Lady by agabaI23(m): 1:14am On Dec 22, 2009
Ginwakwanu, Igburu ula? grin

Gi bu onye ama kedu ka isi hu onye ori?
Re: Igbo Kwenu! kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/Lady by ibobabe(f): 1:41am On Dec 22, 2009
hahahhahahahahhahahahahahahaha
gaa welu oche grin grin
Re: Igbo Kwenu! kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/Lady by agabaI23(m): 1:44am On Dec 22, 2009
ibobabe:

hahahhahahahahhahahahahahahaha
gaa welu oche grin grin

Obaghi uru m I je welu oche. E dina na akwa ndina. Bia nonyere m ma I choo. wink
Re: Igbo Kwenu! kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/Lady by ibobabe(f): 1:47am On Dec 22, 2009
agaba
ebe obu na inarozi anu igbo
I AM MARRIED
gaa cholu ndi anwa bunyee gi syphi ka gi na fa nolu na akwa gi
angry angry
Re: Igbo Kwenu! kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/Lady by agabaI23(m): 1:50am On Dec 22, 2009
ibobabe:

agaba
ebe obu na inarozi anu igbo
I AM MARRIED
gaa cholu ndi anwa bunyee gi syphi ka gi na fa nolu na akwa gi
angry angry

Lekwanu oyibo. Kowakene oyibo ahu.

Isi na aha gi bu married ka o bu Maria? grin grin grin
Re: Igbo Kwenu! kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/Lady by ibobabe(f): 1:52am On Dec 22, 2009
anya gi ga adapukwa
dady syphi angry angry
Re: Igbo Kwenu! kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/Lady by agabaI23(m): 1:57am On Dec 22, 2009
Lekwa ka inweta wrinkles na-ebe I na-agbaru ihu. Ogaghi apuzikwa. grin grin
Re: Igbo Kwenu! kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/Lady by ibobabe(f): 1:58am On Dec 22, 2009
bak to sennnda,
ichooo ka akpu obim gbaaa oso??
nwokem aaa,i bukwanu ajo mmadu angry angry
Re: Igbo Kwenu! kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/Lady by agabaI23(m): 2:05am On Dec 22, 2009
Kwusinu Igbaru ihu.

Achoghi m ka Inwe wrinkles mana igbaru ihu na-ebutakwa oya wrinkles. Adi ama ama
Re: Igbo Kwenu! kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/Lady by ibobabe(f): 2:08am On Dec 22, 2009
onye oma emeka angry angry
ebea kpolu nku
anam aga cinema, ninja assassin,
ifugo ya??
kee ka odi??
anam a like horror na akshion na thriller
onwee nke iga eme recommend
ka onwee nu nke idi mma na ya cheesy wink
Re: Igbo Kwenu! kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/Lady by agabaI23(m): 2:18am On Dec 22, 2009
Jee hu Avater.  Avater bu sci-fi O putago. Horo-paranomal activity, New moon
Law abiding citizen dikwa mma.


Ma onwero ihe ozo m di mma na ya, ebe m di mma na bed O zugo grin
Re: Igbo Kwenu! kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/Lady by ibobabe(f): 2:22am On Dec 22, 2009
afugom fa ncha minus avatar,
odika syphi a inwetaa akutugo gi
ikpokwaa ajo nku
tufiiiiiiiiiiii sad sad
Re: Igbo Kwenu! kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/Lady by agabaI23(m): 2:23am On Dec 22, 2009
ibobabe:

afugom fa ncha minus avatar,
odika syphi a inwetaa akutugo gi
ikpokwaa ajo nku
tufiiiiiiiiiiii sad sad

Okwa gi bunye m ya. Igwogokwa onwe gi?
Re: Igbo Kwenu! kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/Lady by ibobabe(f): 2:26am On Dec 22, 2009
ka emy nwudekwa gi
isi akpu
anarom eme udi ifeanwa bikp akam di ocha grin grin

(1) (2) (3) ... (85) (86) (87) (88) (89) (90) (91) ... (100)

Igbo Architecture | Ụlọ omé n'Ìgbò / Ethiopia-the Birth Of Nations-the Origin Of The Green, Yellow And Red Flag! / Traditional Eastern Ijaw Attire In Pictures

(Go Up)

Sections: politics (1) business autos (1) jobs (1) career education (1) romance computers phones travel sports fashion health
religion celebs tv-movies music-radio literature webmasters programming techmarket

Links: (1) (2) (3) (4) (5) (6) (7) (8) (9) (10)

Nairaland - Copyright © 2005 - 2024 Oluwaseun Osewa. All rights reserved. See How To Advertise. 58
Disclaimer: Every Nairaland member is solely responsible for anything that he/she posts or uploads on Nairaland.