Welcome, Guest: Register On Nairaland / LOGIN! / Trending / Recent / New
Stats: 3,192,556 members, 7,948,157 topics. Date: Friday, 13 September 2024 at 03:09 PM

Bikonu Ka Anyi Suo Igbo (zachiye Na Asusu Igbo) - Culture - Nairaland

Nairaland Forum / Nairaland / General / Culture / Bikonu Ka Anyi Suo Igbo (zachiye Na Asusu Igbo) (852 Views)

Pericoma – Obia Egbu Anyi ,egbu Onwe Ya / Igbo Music: Echefuna Asusu Igbo By Sajis Osakwe / Igbo Song : Echefuna Asusu Igbo By Sajis Osakwe (2) (3) (4)

(1) (Reply) (Go Down)

Bikonu Ka Anyi Suo Igbo (zachiye Na Asusu Igbo) by Pope22(m): 8:28am On Jan 11, 2017
Oputara na okpuisi amaghi akpu ka obu na aguba adighi nko na ala anyi bu Naijiria?

Mkpuruakwu osukwu ekweghi ndi Naijiria ntiwe mana ha choziri iji naani eze were tiwe nke okpurukpu.
Ona eme mu onwem wonda wonda, makana ugbua, mu onwe m enweghi ike ikowaputa, maobu ghota ebe ihu Nija chere eche. Aguu choro igugbu umu Naijiria, onye nwere enyemaka biko bia nyere anyi bu ndi Naijiria, gomenti adighi eme nke oma cha cha!!

IHE M GHOTARA BU NA OGE ERUOLA A GA AGBANWERE NDI OCHICHI NAIJIRIA OGWU NIHI NA NKE HA NA ERIBU ADIGHIZI IRE.
BIKO....kwue uche gi.

Ndi nchikota, biko were edemede a ga tinye na FRONTU PEJI..

bigfrancis21, Fulaman198, odumchi, lalasticlala

NDEWONUOOO!!!

1 Like

Re: Bikonu Ka Anyi Suo Igbo (zachiye Na Asusu Igbo) by Harry3: 8:39am On Jan 11, 2017
Igbaliara nwanne m nwoke. Obu iba ochanaya na eme ndi ochichi obodo anyi..anyi toro ato!

(U don try my brother, na malaria dey worry our leaders, we are in trouble)
Re: Bikonu Ka Anyi Suo Igbo (zachiye Na Asusu Igbo) by warrah(m): 10:19am On Jan 11, 2017
Ihe ikwuru bu eziokwu, oge eruola mgbe onye obula ga etinye aka ihu na ewpuru ndi ojo no na govmenti Naijeria.

Uru ochichi onye kwuo uche ya kwesiri Ibu ihe ga erute onye obula ahu, mana ndi ojo no n'obodo anyi bu najieria ekweghi ka obodo anyi ga n'iru.
Re: Bikonu Ka Anyi Suo Igbo (zachiye Na Asusu Igbo) by Nobody: 12:38am On Jan 22, 2017
Umunne, ndewo. Okwu ejughi m n'onu. Ife nwota n'okwu ala anyi bu Nigeria bu na: ndi Ugwu ekwero ka ga anyi niru. Ha na akpugha chi ndi ozo. onye m tara uta bu nwoke iberibe ana akpo Lugard na nwunye ya Flora.

Ekpere bu ka onye obu nna bu nwafor rie ju afo, ruo ulo, me ife obuna ochoro.

(1) (Reply)

You’re Solution To Most Yoruba Problems, Monarch Tells Gani Adams / Signature Design With Chinese Brush Pen,very Nice! / A Warri Make We Still Show Ourself Na.

(Go Up)

Sections: politics (1) business autos (1) jobs (1) career education (1) romance computers phones travel sports fashion health
religion celebs tv-movies music-radio literature webmasters programming techmarket

Links: (1) (2) (3) (4) (5) (6) (7) (8) (9) (10)

Nairaland - Copyright © 2005 - 2024 Oluwaseun Osewa. All rights reserved. See How To Advertise. 8
Disclaimer: Every Nairaland member is solely responsible for anything that he/she posts or uploads on Nairaland.