Welcome, Guest: Register On Nairaland / LOGIN! / Trending / Recent / NewStats: 3,213,886 members, 8,020,124 topics. Date: Tuesday, 03 December 2024 at 11:28 PM |
Nairaland Forum / Nairaland / General / Romance / Top 20 Igbo Gospel Songs Lyrics (128995 Views)
Even if / 12 Crazy Days Of Christmas Lyrics And More Xmas Songs Lyrics / Top 20 Areas Dominated By Runs Girls In Port Harcourt City (2) (3) (4)
Top 20 Igbo Gospel Songs Lyrics by onyeezeigbo: 12:56pm On Feb 08, 2017 |
1. Chineke N’ke Igwe Lyrics Chineke n’ke igwe Onye di Ka gi Onye na bia ozo Onye di Ka gi Chineke n’ke igwe Onye di Ka gi Onye n’agwo oria Onye di Ka gi Chineke n’ke igwe Onye di Ka gi Onye neme nma (OR Onye ne nye nwa, OR Onye na nye uba ) Onye di Ka gi 2. Chineke I Dinma Lyrics Chineke I dinma o I dinma I dinma e Idinma o Idinma, Idinma o 3. Enuwa Madu Bi Lyrics Enuwa Madu Bi Jaya nma Enu jah Jehovah Jaya nma 4. ODOGWU N’AGHA DIKE N’AGHA Lyrics Odogwu n’agha dike n’agha Eze Jesus Odogwu n’agha dike n’agha Onye neme n’ma Odogwu n’agha dike n’agha Eze Jesus Odogwu n’agha dike n’agha 5. Eche Tanam Ihe O Mere Lyrics Eche tanam ihe o mere Jesus onye obioma (Repeat continuously) 6. AGA MA TURU CHINEKE Lyrics Aga ma turu Chineke Mma ma Onye We anyi Imela 7. IBU CHUKWU ONYEDIKE Lyrics Ibu Chukwu Onyedike Ibu Chukwu Onye dinma Ibu alpha na Omega mo Onye nbu na Onye Ikpazu N’ma lite na Ogbugbu Ya Ka ji na si n’buchi mo Idiebube N’marama Ibu alpha na Omega mo Onye nbu na Onye Ikpazu N’ma lite na Ogbugbu Ya Ka ji na si ni buchi mo 8. JEHOVAH IDI EGWU Lyrics Jehovah Idi Egwu Jehovah eeehhh Idi Egwu Jehovah eehh (Keep Repeating) 9. Mmama Dirigi Chineke Lyrics Mmama Dirigi…… Chineke ..eh Mmama Dirigi….oh Onye-oma 10. Kpo Ya Chineke Dinma Lyrics Kpo Ya Chineke Dimma Kpo Ya o Onye obioma 11. TUWARAYA MAMA Lyrics TUWARAYA mama Si ya n’omela Eze Jesus TUWARAYA mama Si ya n’omela 12. OBULI WE’M ELU Lyrics Obuli we’m elu Higher higher Obuli We’m elu Higher higher Ah eh… ah eh… ah eh.. Onyekeruwa di ho 13. Imela Imela Lyrics Imela Imela Imela Okaka Imela Chineke Imela Oye-oma 14. Kpo Ya Omemma Lyrics Kpo ya omemma (3x) Omemma Kpo ya omemma (3x) Omemma Kpo ya omemma Omemma Kpo ya omemma Omemma Eeehh Omemma Eeehhh Omemma Eeehhh Omemma Omemma Omemma 15. AKA MARAMMA KA ‘M GA KURU Lyrics Aka maramma ka ‘m ga kuru Chineke mo -oohh Aka Maramma Kuwa raya aka maramma Aka Maramma 16. O ME WO YA Lyrics O me wo ya Jehovah Nissi O me wo ya Alpha Omega O me wo ya O me re ye n’oge ya 17. Agu neche mba aaahh Agu neche mba mu o Agu neche mba e chela igbo ni le eehh aaahhh Agu neche mba (Agu neche mba) Agu neche mba mu o (Agu neche mba) Agu neche mba e chela igbo ni le eehh aaahhh onye mmeri Agu neche mba aaahh Agu neche mba mu o Agu neche mba e chela igbo ni le eehh aaahhh Agu neche mba (Agu neche mba) Agu neche mba mu o (Agu neche mba) Agu neche mba e chela igbo ni le eehh aaahhh onye mmeri Mgbe ogechi ruru oga a dika olu ebube eh Akwa mgbu chi ga etiwa Ugo nke anyi ga achekeeh Onodi obula ah oga di ka olu ebube ndi na maghi gamara ah na chi anyi na efe bu onye mmeri Agu neche mba aaahh Agu neche mba mu o Ihu kwara Agu neche mba e chela igbo ni le eehh aaahhh Agu neche mba (Agu neche mba) Agu neche mba mu o (Agunechemba) Agu neche mba e chela igbo ni le eehh aaahhh onye mmeri Chi anyi na efe bu onye mmeri Chi anyi na efe bu onye mmeri Chi ka dibia bu onye mmeri aaahhh aaahhhhhhh Chi anyi na efe bu onye mmeri (onye mmeri) Ikuku ama na onya ibu onye mmeri(onye mmeri) Agu neche mba bu onye mmeri aaahhh aaahhhh Mgbe ogechi ruru oga a dika olu ebube eh maka ‘na akwa mgbu chi ga etiwa ‘si Ugo nke anyi ga achekeeh Onodi obula ah oga di ka olu ebube eehh maka ndi na maghi ga ‘mara wo nu na chi anyi na efe bu onye mmeri Agu neche mba aaahh Agu neche mba mu o Agu neche mba e chela igbo ni le eehh aaahhh Agu neche mba (Agu neche mba) Ihu kwara Agu neche mba mu o (Agu neche mba) Agu neche mba e’ chela Nigeria ah eehh aaahhh onye mmeri Chukwu ma nke esi eche ndi ya Oche nndum ‘Kwisi ‘m ‘a tulu ucho nu uwa ‘Kwisi ‘m ‘a tulu egwu na gi onwe gi so’mu eje na uwa aahh aaahhh Isi ‘m Nnamdi a’ tulu ucho ooohhh (a’ tulu ucho oohhh) Adala mba le eehh esom’gi na azu uuhh uuuuuhhhhh Umuchukwu a’ tulu ucho (a’ tulu ucho oohhh) Umuchukwu adala mba Chukwu gwu anyi na azu uuuhhh eehh yahhhh ‘sini Chris atulu ucho (a’ tulu ucho oohhh) asi kwa ‘m gi adala mba na olu aahh oso anyi na azu emmanueeeellll Agu neche mba aaahh Agu neche mba mu o Ihu kwa Agu neche mba e’ chela Anambra eehh aaahhh Chimu Agu neche mba aaahh (Agu neche mba) Ihu kwara Agu neche mba mu o (Ihu kwara Agunechemba) ‘hu kwa Agu neche mba e chela igbo ni le eehh aaahhh onye mmeri 18. Mmama Ekele Lyrics Mama Ekele Chineke Umu gi ne yegi ekele Izu Ru ke me 19. Aka Jehovah Lyrics Aka Aka Ya Aka Jehovah na’eme mma Olu ebube ya Nke na eruari na’ebem no Isi iyi nke ndu Nke na dighi ata’ta Aka aka ya Aka Jehovah na’eme mma 20. Hallelujah Chim le Lyrics Hallelujah Chim le Jehovah Chim imela ebi igworo mu oria jim le aga ma tu ru gi nma nma enjoy... 7 Likes 4 Shares |
Re: Top 20 Igbo Gospel Songs Lyrics by onyeezeigbo: 1:02pm On Feb 08, 2017 |
which is ur favourit |
Re: Top 20 Igbo Gospel Songs Lyrics by makydebbie(f): 1:06pm On Feb 08, 2017 |
Is this romantic? Or you feel like creating a thread? |
Re: Top 20 Igbo Gospel Songs Lyrics by onyeezeigbo: 1:10pm On Feb 08, 2017 |
makydebbie:lols don't mind me me sef dey Confuse |
Re: Top 20 Igbo Gospel Songs Lyrics by okalo(m): 11:31am On Sep 30, 2018 |
Nice, drop lyrics for recent songs too |
Re: Top 20 Igbo Gospel Songs Lyrics by vivie01(f): 2:48pm On Sep 30, 2018 |
onyeezeigbo:Nice! Able to pick some wrongly pronounced wordings. Keep updating the thread with recent praise and worship songs too. 1 Like 1 Share |
Re: Top 20 Igbo Gospel Songs Lyrics by placeofallure(f): 5:19pm On Sep 30, 2018 |
I am not Ibo as some of these lyrics might have been rubbished but I love Ibo songs especially when I am leading the worship. I just love them. Someone might want to put them right Chukwu oma onye Oma na/2x Chukwuoma a a a Chi obioma Chi ne mema, Chi na Za m'ekpere Chidinma Chi na San jo, Chi ne yem' Ike, chi bu do Chineke Oma, Chiobioma Otuaka Chineke an yi die... Agidigba o o o Agidigba o Onyenemema nekwi pere na la-Chineke idima Isi iyi nkendu nekwi pere nala... O tutu dirigi nekwi pere nala... Buluya... elu Buleluya.. elu Jehova ka jasi ma du nile.. elu Onyekeruwa ka ja si ma du nile elu Ibu Chukwu di ma/2x Imela, onye o ma me Nkume di le ulo juru e Obuya bu si nku, Obuya bu Obuya bu si nku, Obuya bu si nku u lo Hallelujah.. Si nebi ebi ebi/6x Obuya bu si nku u lo Obu gi we jiwe mo Obaraya... Oga jigi de..jigi de... Chukwu Ihe nile pere gi ma Ihe nile pere/3x gima Chukwu e.... O Chukwu /3x Ihe nile pere gima 2 Likes 1 Share |
Re: Top 20 Igbo Gospel Songs Lyrics by njele: 5:50pm On Sep 30, 2018 |
vivie01: y |
Re: Top 20 Igbo Gospel Songs Lyrics by starbBonny: 3:08pm On Dec 24, 2018 |
Good one OP. I've previously seen this at https://www.nglyrics.com/top-20-igbo-gospel-songs-lyrics.html though |
Re: Top 20 Igbo Gospel Songs Lyrics by Cleo18: 6:43pm On Apr 04, 2023 |
There's this old Igbo song we usually sang back in those days. I might miss the right lyrics, kindly give me the correct lyrics. It goes thus: Iye n'iye we re kpo Odi na ka Iye ni'ye we re kpo Odi na ka o Ó di na ka Eber'eze Jesus Onye maka we re mu zó |
Re: Top 20 Igbo Gospel Songs Lyrics by SouthRemix: 9:04pm On May 17 |
IGBO gospel songs here https://igbogospel.com/ |
(1) (Reply)
Lady Selling Banana Causes Stir With Her Backside. / How My Ex Left Me After She Discovered My Salary Was 45k, I Now Earn This / How To Maintain And Control A Woman
(Go Up)
Sections: politics (1) business autos (1) jobs (1) career education (1) romance computers phones travel sports fashion health religion celebs tv-movies music-radio literature webmasters programming techmarket Links: (1) (2) (3) (4) (5) (6) (7) (8) (9) (10) Nairaland - Copyright © 2005 - 2024 Oluwaseun Osewa. All rights reserved. See How To Advertise. 23 |