Welcome, Guest: Register On Nairaland / LOGIN! / Trending / Recent / NewStats: 3,217,486 members, 8,034,372 topics. Date: Saturday, 21 December 2024 at 05:45 PM |
Nairaland Forum / Nairaland / General / Culture / Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady (306259 Views)
15 Reasons You Should Be Proud To Be A Nigerian(pics) / Igbo Kwenu! kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/Lady / Igbo Kwenu ! Kwenu Kwezo Nu ! Join Us If You Proud To Be An Igbo Guy/lady (2) (3) (4)
(1) (2) (3) (4) (5) (6) (7) (8) (9) (10) ... (227) (Reply) (Go Down)
Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by agabaI23(m): 10:23am On Apr 27, 2010 |
presido1:Volcanic ash ekweghi ka m bute ezigbo garri. Juo Otele mana I ga-asa anya gi mmiri Otele na-etinyekwa Ota pia pia na garri ka o na-esi isi oma BTW I kara agwa osisi na I choro i hu backside ya ka ma i ga-eji m a shine. Onye ojoo. |
Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by Ikomi(m): 12:54pm On Apr 27, 2010 |
Njakiri laaa kwanu azu na threadia ihe aghowana nkpari. Ossssiiiiiiii si muwa I-k-o-m-i and I quote "Ikomi lekwa m ebe m no n'agba egwu n'ekele kwa Chineke" And before you know it all umu nkpi, nno na threadia aghozie Journalist written comments left, right and center. Imagine Pres-elect: ebelebe igba ebelebe igba ebelebe nke igba igba igbakirigba Ebelebe nke igba igba igbakirigba means what? Ehhn Pres-elect? Do you guys know when me and Ossssiiiiiiiiii started this journey. Inshort let me hear another comment, about backside or ukwu, and the commentator would have to explain himself. |
Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by agabaI23(m): 1:19pm On Apr 27, 2010 |
^ Lele onye ara ukwu mango nke a Ole nga oshi futa? Bia Ikomi ishi nini na-eme gi? Ihula ukwu nwunye mmadu ikeliwa amu elu ka m nweta gi. O ihe Toshinwanyi jiri kara gi mma. Toshi agaghi anokata lee nwanyi no na di anya ugboro abuo Even efulefu nke a bu dafur mara ihe bu na nwanyi no na di Anyi ga-akporo gi meeting ummunna, ekeprima dika gi |
Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by 0hsisi: 7:24pm On Apr 27, 2010 |
pres-elect: A bu m mama nmadu i ga anu olu umuaka na di video o kwa nwa m nwanyi n'ese di video o nmadu buru zie mama ya ahapu i di nma? amutago m umu n'acho i banye na university sef |
Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by preselect(m): 4:45pm On Apr 29, 2010 |
eeee? osisi imutachaala nwa ma ka esi ese foto. igbalikwara jide ahu gi ka odi ka nke nwa agbogho. o wuzi toshnwanyi na agaba419 ajikwala gi alu ogu. right now o di ka toshnwayi meriga bc ahula m aha ya there. amaghi m how aha ya ji baa dia. gi na ya omere meeting somewhere? |
Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by AndreUweh(m): 9:01pm On Apr 29, 2010 |
Biko nu, UmuIgbo bi na Obodo U.K, anam ayo unu ka unu tunyere otu Labour Party votu unu. Ka uzo anyi wuru uzo ndu. |
Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by connkg(m): 2:04pm On May 01, 2010 |
Hapu ndi Labour, hapu ndi LibDem. Ha pu nu ha aka, ka ha tinye ndi Conservative ka-anyi na-anu ihe ozo. Mgbe obula ugbu a, ha na-asi ndi obia emebili ha obodo. Hapu ha ka ha mee ihe ha choro. |
Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by agabaI23(m): 3:23pm On May 01, 2010 |
Ekenekwa m umu Igbo. Nke onye na-eme ya gaziere ya oo. |
Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by AndreUweh(m): 6:00pm On May 01, 2010 |
conn-kg:Okwu gi amaka. Ma o wu Labour Ka anyi ga eso ma ona ejeje, ma ona alala, Labour ka anyi ga eso. |
Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by agabaI23(m): 10:50pm On May 04, 2010 |
Bia Dafur gi na presido kedu ebe unu chufuru ify P? Jekwanu jee chota ya. |
Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by abadaba(m): 12:34am On May 06, 2010 |
Laa na udo Laa na udo Umaru Musa Yar'adua la n'udo. |
Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by toshmann(m): 12:45am On May 06, 2010 |
agabaI23: hapu onuku mmadu ahu, ify elechaala ya anya si na onweghi ihe jikoro ya na mugu. since ify ji haa ya aka, darfur agbagidela ncha nile nu na london. mechaa gaa african store ga zuru omo(detergenti) gbaaa anu mpam |
Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by agabaI23(m): 1:09am On May 06, 2010 |
Toshiee Ejidego m taa. |
Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by agabaI23(m): 1:11am On May 06, 2010 |
toshmann:de boy na-agbo ncha pieces. Bia toshi nwunye gi O gara oru abali? A ma m na nwunye gi bu nurse. Kedu ka eke si anya anwu? I huru Feli? |
Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by toshmann(m): 1:19am On May 06, 2010 |
faketan, i ka na aju maka feli? my brother ataghi m gi at all, feli di too much . . . okwa ighotara. owu feli ka i gara e-fix-iri darfur, ka feli gbapu ya ihe di ya na ahu. instead of ify, i ma na ify di aghugho too much, o ga arugbu darfur. now darfur is subject to igba detergent fake amaghi m ebe feli no. gi ka m ga aju |
Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by agabaI23(m): 1:40am On May 06, 2010 |
toshmann: Chei jisienu ike na-agbadata O burugodu O tu ubochi na izu uka. Ochi atogbugo m. I werego onu gbuo dafur. Chei dafur ndo. A kam na-aju gi ase feli maka na I ma ebe O tinye isi ma o bu ukwu. ; Dafur biko jee nwalee feli. Nara tosh nomba ya. O ga-enye gi |
Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by toshmann(m): 5:15am On May 06, 2010 |
fake nwanne ke m, a ga m na agbali na abia nzuko time and again. e-miss-i-kwara m unu wellu wellu |
Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by ifyalways(f): 2:17pm On May 07, 2010 |
agabaI23:Fake,anom ya. O nweghikwa onye na achum ma o bu onye m na achu.a nam anara ihe kara aka and the thing jurum onu toshmann:Feli na ndi well wishers gi nile na e-missi gi too |
Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by agabaI23(m): 4:45pm On May 07, 2010 |
toshmann: O ga-adikwanu mma etu ahu lol |
Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by Ikomi(m): 7:03pm On May 07, 2010 |
ifyalways: toshmann: Nmadu nile maaaaaaooooo except Iffffyyyy. |
Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by agabaI23(m): 1:43am On May 08, 2010 |
Ikomi:mu nwa amaro na ify di aghugho. O buru mkpari tinyekwa ya na boxers ma o bu y front gi. |
Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by rekebel(f): 7:59pm On May 13, 2010 |
Ndi Igbo mma mmanu!!!!!!!!!!!!!!!!!!!!!!! Nke onye chiri ya zereooooooooooooooo. Abataram na threadaaaa ohu, mgbe onye ji teta bu ututu ya. unu anwuchulaooooooo. Ejim oji asaa, ekpeme tombo, na kai-kai were na ekele unu na olu oma. unu na alu. jiesienu ike. Mama Gee akamu di na eluoooooo. unu mechiri thread nke ochie mana unu emeghi emume sotara ya unu we bidokwa nke ohuu. ya mere mu bu nwafo igbo jiri bute mmanya ka anyi we me mmemme thread ohuuaaaaa. ogwu ka oham na onu. |
Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by AndreUweh(m): 8:07pm On May 13, 2010 |
rekebel:Ya dikwara gi mma. |
Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by agabaI23(m): 9:24am On May 14, 2010 |
Chei Minutes nzuko anyi mere abali ato gara aga efugo. Iwe na-ewe m oo. Kedu igba nkwa osisi? |
Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by Ikomi(m): 2:20pm On May 14, 2010 |
agabaI23: Its all your fault. Why ijiri were aka gi kpopo thread ahhh? |
Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by ifyalways(f): 2:57pm On May 14, 2010 |
rekebel:Ya diri gi na ndi nke gi nile na nma. Ikomi:Bia nwoke kwusi ikpom aha.Infact wepu anya na ahu m. Kemgbe afo ano gi na nwa Afghan kpawara,oge erubeghi i ga atuwa ya ime ka o bu na mmiri koro na pump-u gi @Usu Rome,gi na Guinea fowl gi ahu a ka na-akpa? E nwere okukuo igbo m chotara gi Agaba,Andrew na mmadu dum,ndu mmiri na azu. |
Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by Ikomi(m): 3:24pm On May 14, 2010 |
ifyalways: Nwa Afghan onara gi di? |
Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by ifyalways(f): 4:11pm On May 14, 2010 |
Ikomi:I bu di material?I di sure na mmiri ka no na pump-u gi ahu,a dim sure na di thing a gbala nchala(rusted,old,wrinkled and bent) |
Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by Ikomi(m): 4:23pm On May 14, 2010 |
ifyalways: Iggggaaaaa aputa kanyi meee test, mu na gi no doctors/nurses involved? |
Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by ifyalways(f): 4:27pm On May 14, 2010 |
Ikomi:rofl. Is the cockroach innocent in the gathering of fowls? Ikomi biko,gbara okwu gi nuo. |
Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by Ikomi(m): 4:33pm On May 14, 2010 |
ifyalways: Nuo ya now awurum machine, kee ogwu'a ndi awusa naa ere di? Ha na agbayen ya na bottle kaikai. Ihe ahu wu local Viagra. Ify the day I tried it eeehhhh, Chinelo could not believe it, ahu gi mu ya for over 2 months. |
Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by rekebel(f): 7:13pm On May 14, 2010 |
Okwu esiela ike na etite Ify na Ikomi mana onweghi onye yorom tinye onu kama abum onye nche umu nnam. Ify, dike anyi gbara agu nasaa gafee mmiri nasaa we rue Afgan dike Yerima siri rue Egypt. He is taking his time. ozo dike nwanneya Ikomi testa ikwuru maka ya nke Dokita ma obu Nurse obula agaghi ano ka unu we me, heeeeeeeeeeeeeeeeeeeee okwua ga apu court. |
(1) (2) (3) (4) (5) (6) (7) (8) (9) (10) ... (227) (Reply)
Nigerian Pidgin English And Their Meanings / Yoruba Idioms: Owe Yoruba, Itunmo Re Ati Lilo Re / Pictures Of African Traditional Clothing!
Viewing this topic: 1 guest(s)
(Go Up)
Sections: politics (1) business autos (1) jobs (1) career education (1) romance computers phones travel sports fashion health religion celebs tv-movies music-radio literature webmasters programming techmarket Links: (1) (2) (3) (4) (5) (6) (7) (8) (9) (10) Nairaland - Copyright © 2005 - 2024 Oluwaseun Osewa. All rights reserved. See How To Advertise. 47 |