Welcome, Guest: Register On Nairaland / LOGIN! / Trending / Recent / New
Stats: 3,168,933 members, 7,872,997 topics. Date: Thursday, 27 June 2024 at 06:29 AM

EKWULOBIA: Ihe Nti Na Anuzi Na Anyi Nti Alo - Culture - Nairaland

Nairaland Forum / Nairaland / General / Culture / EKWULOBIA: Ihe Nti Na Anuzi Na Anyi Nti Alo (673 Views)

Pericoma – Obia Egbu Anyi ,egbu Onwe Ya / A Kpọkuola Ndị Ntorobịa Ka Ha Were Ohere Ọma Dịịrị Ha Wee Kpọrọ Ihe / Ihe Mere Na Nme-nme 'Ndigbo Nollywood Festival Of Art And Culture' (Foto) (2) (3) (4)

(1) (Reply)

EKWULOBIA: Ihe Nti Na Anuzi Na Anyi Nti Alo by OyiboUgbo04: 11:20am On Mar 17, 2018
Mozan A Ezeiru:

Chi boo anu ozo,
Otu nwa okorobia gbara afo iri abua na ato, bukwanu onye na akuzi mgbako na nwepu n’otu ulo akwukwo sekondiri, gara luru obere nwa nne ya nwanyi gbara afo iri na isii, na Agba, bukwanu nke di na EKWULOBIA, n’okpuru ochichi Aguata nke Anambra siteti.
Maazi Chiadikobi Ezeibekwe, siri na obu Chineke ziri ya ozi ka omee etu ahu.

Na iji kwadoo aru ahu nwa amadi a bu Chiadikobi, kpara.
Ogwara akwukwo akuko Punch, na natara ozi site n’aka Chineke, bukwanu nke owetere ihe nkwado ya site n’akwukwo Deuteronomy, osiri na akwukwo nso kwadoro nwa nne iluru nwa nne ya na obughi njo.
Osiri na ihe ulu di na nwa nne ilu nwa nne ya buru nnukwu ibu, bukwanu nke oguputara dika:-
Ejiri mara ezi n’ulo ha agaghi efu efu.
Na onweghi mgbe obula ha puru igbara onwe ha alukwaghim,
Na odighi onye obula ya ga aga kwua ugwo isi n’aka ya.
Ogara n’iru si na odighi na uzo obula amam ikpe siri buru nke ya. Na onweghi onye obula puru ikwusi ha ime nkea, karikwaa so Chukwu,

Na iji kpunye aru ahu okpu eze n’isi :-

Ha gara na ulo uka nwa nne ha nwoke nke ukwu bu uko Chijioke Ezeibekwe, bu Ukochukwu nime ya, bukwanu nke enyere aha ulo uka ahu dika, ” Dwilling Fullness of God” gbaa akwukwo.
Na iji gosi iwe ha, ndi ntorobia Agba, di na EKWULOBIA, gara munye ulo uka ahu oku, bu ebe ha mere emume alum di na nwunye ahu.
Eze nachi ndi EKWULOBIA, bu Igwe Gabriel Ezeuchu, siri ndi ntorobia ahu huru ya bu ihe dika nso ala, bukwanu nke ogaara abu na oge ochie, ezi na ulo ahu nile gaara abu ihe agbara oku. O siri na ya gbara mbu iweta ogba aghara ndi ntorobia ahu na njedebe, bukwanu nke ha gara imebi ihe karia etu ahu ha mere.
Okpara na ezi n’ulo ahu, bu Maazi Emeka Ezeibekwe, siri na nke ahu bu nso ala, bukwanu nke ya akwadoghi ha chaachaa,
O siri na onweghi ihe geme ka ya noro ndu hu ha abua dika di na nwunye.
Onye nahu maka mmekorita ndi uwe ojii na olaneze, bu nwa-Ada Nkeiruka Nwaide gwara akwukwo akuko Punch na ya nuru ya bu akuko na nti.

Umu nne m kedu ihe unu nwere ikwu maka nkea.

http://easternreporter.com/2018/03/17/ekwulobia-ihe-nti-na-anuzi-na-anyi-nti-alo/

(1) (Reply)

Meaning Of The Igbo Name "Onwudiegwu" / Giving Honour To Whom It Is Due, The Engr. Uche Okoli Exemplification. / First Akuku In Annang Nation

(Go Up)

Sections: politics (1) business autos (1) jobs (1) career education (1) romance computers phones travel sports fashion health
religion celebs tv-movies music-radio literature webmasters programming techmarket

Links: (1) (2) (3) (4) (5) (6) (7) (8) (9) (10)

Nairaland - Copyright © 2005 - 2024 Oluwaseun Osewa. All rights reserved. See How To Advertise. 8
Disclaimer: Every Nairaland member is solely responsible for anything that he/she posts or uploads on Nairaland.