Welcome, Guest: Register On Nairaland / LOGIN! / Trending / Recent / New
Stats: 3,173,878 members, 7,889,927 topics. Date: Monday, 15 July 2024 at 02:55 AM

Umu Mbaise - Make Some Noise - Culture - Nairaland

Nairaland Forum / Nairaland / General / Culture / Umu Mbaise - Make Some Noise (2274 Views)

Noise About Abobaku Online.....the Culture Has Been Abolished Years Ago. / Traditional Rites To Follow In Acquiring A Bride In Mbaise. / The Cost Of Marrying An Mbaise Imo State Woman (2) (3) (4)

(1) (Reply) (Go Down)

Umu Mbaise - Make Some Noise by EzehM(m): 2:57pm On Mar 15, 2007
.
Re: Umu Mbaise - Make Some Noise by finemocha(f): 8:58pm On Mar 16, 2007
i would but ive got laryngitis embarassed
Re: Umu Mbaise - Make Some Noise by oziomatv(m): 7:10pm On Jan 11, 2008
Dede ele otuowu
anyi wunu mbaise nwere sensi.
abum nwa afor onicha
Re: Umu Mbaise - Make Some Noise by watchme(f): 1:33pm On Mar 10, 2010
EzehM Ndewo!

Finemocha Ndewo!

Oziomatu Were kwa nke gi o!

Ndi Ebeke anyi nile Ndewonu ooo!

Mbaise nchi ato; Aboh Mbaise, Ehiniehite Mbaise na Ahiazu Mbaise Mma Mma nu o!

Awu m nwa afo Mbaise, Onye Egbelu Umuhu Enyiogugu na ime Egbelu Umuhu Autonomous Community Enyiogugu Aboh Mbaise. Wuru kwa nwanne Warrior nke ama ama na Obodo anyi bu Nigeria

EzehM nwanne obi dim uto nke ukwu otu isi weputa atumatu ime ka ndi Umu Mbaise ndi no na Nairaland i ji zuko ma mara kwa owe ha.

Agam etiye onyonyo m (my picture) i ji me ka unu mara onye m bu nke oma.

Imela nke ukwu.

Ndewo kwa nu ozo.
Re: Umu Mbaise - Make Some Noise by Daddi: 5:52pm On Nov 15, 2010
Dede ele otuowu
anyi wunu mbaise nwere sensi.
abum nwa afor onicha

Cha-cha-cha-cha-cha, Mbaise kelee ni, muo ni, zuo ni
Ise wu otu.

Nwanne, olee mpaghara onicha iwu?
Awu m onye Umuevu onicha ebe ama Tycoon ha.
ndewo
Re: Umu Mbaise - Make Some Noise by Nobody: 1:16am On Feb 22, 2021
Ahiazu , stand up!

(1) (Reply)

Why Do U Enjoy Speaking English Instead Of Ur Native / Why Are Oyo People Light Skinned Naturally? / African Stereotypes

(Go Up)

Sections: politics (1) business autos (1) jobs (1) career education (1) romance computers phones travel sports fashion health
religion celebs tv-movies music-radio literature webmasters programming techmarket

Links: (1) (2) (3) (4) (5) (6) (7) (8) (9) (10)

Nairaland - Copyright © 2005 - 2024 Oluwaseun Osewa. All rights reserved. See How To Advertise. 8
Disclaimer: Every Nairaland member is solely responsible for anything that he/she posts or uploads on Nairaland.