Welcome, Guest: Register On Nairaland / LOGIN! / Trending / Recent / NewStats: 3,183,571 members, 7,921,186 topics. Date: Wednesday, 14 August 2024 at 07:20 PM |
Nairaland Forum / Nairaland / General / Culture / Gini Bu IGBO REPUBLIC? (1067 Views)
EXTREME! See The Remote Tribe In Nigeria And Cameroon That Had A Tradition Of Bu / Igbo Bu Igbo Ekene'm Unu! / Igbo Bu Igbo Inauguration: Be Resilient In Your Pursuit Of Igbo Agenda - Nebo (2) (3) (4)
Gini Bu IGBO REPUBLIC? by igborepublic: 12:26pm On Jun 19, 2021 |
Taata bu ubochi Eke. A ga m eji Igbo saa ndi banyi ajuju a maka na Igbo Republic bu maka sooso umu Igbo. Anyi bu ndi Chukwu goziri agozi. A bu m onye ngozi. Unu bu ndi agoziri. O ga-adiri anyi mma na Eke, diri anyi mma na Orie, diri anyi mma na Afo, diri anyi na Nkwo ma diri anyi mma ruo mgbe niile ebighi ebi. Ise! Gini bu Igbo Republic? Igbo Republic bu 100% homogeneous Igbo nation-state. Igbo Republic ga-achikota ndi banyi bi na Abia, Anambra, Ebonyi, Enugu, Imo, Anioma (di na Delta) na Igweocha (di na Rivers). Anyi ga-eji asusu Igbo na asusu Bekee mere official languages n’ime Igbo Republic. Marakwa amara na Igbo Republic enwebeghi official name na official flag. O bu ndi banyi ga-eji aka fa hota nke ahu n’odiniru. agu uno (onye-mgbasa-ozi Igbo Republic) 3 Likes
|
Re: Gini Bu IGBO REPUBLIC? by heniford2: 12:33pm On Jun 19, 2021 |
Kedu flag bu ka di ópá |
Re: Gini Bu IGBO REPUBLIC? by igborepublic: 8:42am On Jun 21, 2021 |
1 Like |
Re: Gini Bu IGBO REPUBLIC? by igborepublic: 7:36pm On Jun 28, 2021 |
1 Like |
(1) (Reply)
The Misunderstood Difference Between Chi And Chukwu In Morden Day Igbo / Spiritual Power Of Positivity / What Are The Major Issues Nigerian Youth Face?
(Go Up)
Sections: politics (1) business autos (1) jobs (1) career education (1) romance computers phones travel sports fashion health religion celebs tv-movies music-radio literature webmasters programming techmarket Links: (1) (2) (3) (4) (5) (6) (7) (8) (9) (10) Nairaland - Copyright © 2005 - 2024 Oluwaseun Osewa. All rights reserved. See How To Advertise. 6 |