Welcome, Guest: Register On Nairaland / LOGIN! / Trending / Recent / NewStats: 3,199,953 members, 7,973,295 topics. Date: Saturday, 12 October 2024 at 01:14 PM |
Nairaland Forum / Nairaland / General / Politics / Mgbolo O Ne Ka Ihe G'eme Anyi Tupu Anyi Amuta Ihe. Ndi Banyi, Puo Nu Ala Ndi Ugw (838 Views)
'Yorubanisation, Lagoslisation' In Tinubu's Appointments, Arewa Forum Raises Ala / Peter Obi And The Last ‘Big Men’ By Chidi Amuta / Abraham Amuta Rejects Offer To Be Freed By Boko Haram, Dumps Christianity (2) (3) (4)
Mgbolo O Ne Ka Ihe G'eme Anyi Tupu Anyi Amuta Ihe. Ndi Banyi, Puo Nu Ala Ndi Ugw by OkwuEziokwu(m): 4:15am On Apr 11, 2022 |
Biko. Zo nu ndu unu. Ndia afuroghi anyi n'anya. Ogu daa taa, okwa unu ka ha ga eji chuo aja o. 2 Likes |
Re: Mgbolo O Ne Ka Ihe G'eme Anyi Tupu Anyi Amuta Ihe. Ndi Banyi, Puo Nu Ala Ndi Ugw by santopelele(m): 4:17am On Apr 11, 2022 |
Nwanne, enweghi ife na eme, hapu okwu 1 Like |
Re: Mgbolo O Ne Ka Ihe G'eme Anyi Tupu Anyi Amuta Ihe. Ndi Banyi, Puo Nu Ala Ndi Ugw by SmartPolician: 4:54am On Apr 11, 2022 |
Nke bu eziokwu bu na anam ahu ndi Igbo bi na ugwu ka nwaturu eji achu aja na Nigeria maka na ha adighi anu nti. Chukwu gbaghara mu maka nkea. |
Re: Mgbolo O Ne Ka Ihe G'eme Anyi Tupu Anyi Amuta Ihe. Ndi Banyi, Puo Nu Ala Ndi Ugw by Difrent: 5:04am On Apr 11, 2022 |
[quote author=OkwuEziokwu post=111833886][s]Biko. Zo nu ndu unu. Ndia afuroghi anyi n'anya. Ogu daa taa, okwa unu ka ha ga eji chuo aja o.[[/s]/quote] Take this to Languages section This is POLITICS section |
Re: Mgbolo O Ne Ka Ihe G'eme Anyi Tupu Anyi Amuta Ihe. Ndi Banyi, Puo Nu Ala Ndi Ugw by Evaloyal2J(f): 5:31am On Apr 11, 2022 |
Nwanem nwanyi bi na ugwu kporom nagwam na ha amakwagi otu Yana ndi ezinaulo ya gaesi lota. Maka na uzo Kaduna Abuja road abugo uzo onwu na ndu. Aeroplane 120k iji gafee uzo, Yana Di ya, na umu abua bu 480k. train ndi bandit akwusigo ya. Mana kamgbe Ka mnagwaha lota ma ha si na ndu di mma na ugwu. Chineke mere ha Ebere kaha lota na ndu. 1 Like |
Re: Mgbolo O Ne Ka Ihe G'eme Anyi Tupu Anyi Amuta Ihe. Ndi Banyi, Puo Nu Ala Ndi Ugw by Obagofixxy: 7:20am On Apr 11, 2022 |
Nhe ndi ugwu la eme anyi kariri, ndi ara ka ha bu |
Re: Mgbolo O Ne Ka Ihe G'eme Anyi Tupu Anyi Amuta Ihe. Ndi Banyi, Puo Nu Ala Ndi Ugw by OkwuEziokwu(m): 9:13am On Apr 11, 2022 |
santopelele: Nwannem, e kwugo'm nke di mu na onu. Udo! 2 Likes |
Re: Mgbolo O Ne Ka Ihe G'eme Anyi Tupu Anyi Amuta Ihe. Ndi Banyi, Puo Nu Ala Ndi Ugw by OkwuEziokwu(m): 9:15am On Apr 11, 2022 |
SmartPolician: Nwanna, nkea gbawaram obi. Ihe mere ka mgbe Ojukwu ha ka no na Army mekata me ozo, amaghim ihe m ga kpo ndi igbo. |
Re: Mgbolo O Ne Ka Ihe G'eme Anyi Tupu Anyi Amuta Ihe. Ndi Banyi, Puo Nu Ala Ndi Ugw by Tinubuadvocate: 9:18am On Apr 11, 2022 |
Seun mydn44 lalasticalala oam4j Dominique rule 21 21. Please spell words correctly when you post, and try to use perfect grammar and punctuation. OkwuEziokwu: |
Re: Mgbolo O Ne Ka Ihe G'eme Anyi Tupu Anyi Amuta Ihe. Ndi Banyi, Puo Nu Ala Ndi Ugw by OkwuEziokwu(m): 9:20am On Apr 11, 2022 |
Evaloyal2J: Odiegwu! Chukwu ga enyere ha aka. Biko, oburugodi na uzo mobu ego adiro I pu kita, ka ha gbawa mbo kwadowe maka ogbahara. Amam ihe m ji ekwu ihea. Ka obodo si di kita, onye ma ihe ndia bu n'uche. Ndubuisi. 1 Like |
Re: Mgbolo O Ne Ka Ihe G'eme Anyi Tupu Anyi Amuta Ihe. Ndi Banyi, Puo Nu Ala Ndi Ugw by OkwuEziokwu(m): 9:22am On Apr 11, 2022 |
Tinubuadvocate: What is your problem, man? 3 Likes |
Re: Mgbolo O Ne Ka Ihe G'eme Anyi Tupu Anyi Amuta Ihe. Ndi Banyi, Puo Nu Ala Ndi Ugw by Iykoto86(m): 10:12am On Apr 11, 2022 |
Tinubuadvocate:You are mentally sick,how can you be so afraid of your fellow men you claim to share same country with.is igbo language not an official language in nigeria? chukwu mere gi ebere.onye ofe mmanu ajo obi. 2 Likes |
Re: Mgbolo O Ne Ka Ihe G'eme Anyi Tupu Anyi Amuta Ihe. Ndi Banyi, Puo Nu Ala Ndi Ugw by SirBlack999(m): 10:56am On Apr 11, 2022 |
OkwuEziokwu: Ihe na-atọm amụ bụ na ha ndiigbo bi na legosu so ná ndị na-achọghị biafra. Ha amaghị na osu, ha so ná ndị izizi agacho isi fa achọ. Ọkwa nke bụ dọkịta nwụrụ na train. Obere oge ha bata Twitter screaming na ndị Naịjirịa kpọrọ ndị Igbo asị. Ndị eriri Nke bụ gọvanọ Anambara megheribe. Idiot |
Re: Mgbolo O Ne Ka Ihe G'eme Anyi Tupu Anyi Amuta Ihe. Ndi Banyi, Puo Nu Ala Ndi Ugw by Evaloyal2J(f): 1:16pm On Apr 11, 2022 |
OkwuEziokwu: Anam etinye ha na ekperem oge nile, Chineke ga edunata ha. Amam na ihe natuha uju bu ibidokwa ndu nisi mahalota. Ma Ndubuisi neziokwu. Kee Ka ISI mara na aha nnam bu Ndubuisi? 1 Like |
Re: Mgbolo O Ne Ka Ihe G'eme Anyi Tupu Anyi Amuta Ihe. Ndi Banyi, Puo Nu Ala Ndi Ugw by helinues: 1:17pm On Apr 11, 2022 |
Mynd44 Lalasticlacla Oamj4 Mukina Seun Dominique Oamj4 Rule 21 |
Re: Mgbolo O Ne Ka Ihe G'eme Anyi Tupu Anyi Amuta Ihe. Ndi Banyi, Puo Nu Ala Ndi Ugw by AchalugoNwa(f): 1:29pm On Apr 11, 2022 |
taaaa fa meghelie ehh anyị asua fa akwu 2022 aburo 90s ooo cc helinues |
Re: Mgbolo O Ne Ka Ihe G'eme Anyi Tupu Anyi Amuta Ihe. Ndi Banyi, Puo Nu Ala Ndi Ugw by Nobody: 1:38pm On Apr 11, 2022 |
Eziokwu |
Re: Mgbolo O Ne Ka Ihe G'eme Anyi Tupu Anyi Amuta Ihe. Ndi Banyi, Puo Nu Ala Ndi Ugw by Proudlyomonna: 1:55pm On Apr 11, 2022 |
SirBlack999: Enyia obughi na ndi bi na legosu achoghi Biafra,ha achoghi Biafra nke ipob di nime ya. Maka ipob na-ebute nsogbu bata na Ala Igbo. Obu soso ndi iberibe ne soro ndi Na-egbu ndi mmadu na achoghi i soro ha na-eme ihe ojoo ha na ebute nime Ala Igbo � Anyi, ndi nwe akonuche mara na ibute nsogbu bata na Ala Igbo bu ihe nzuzu,anyi juru ihe obula ipob di nime ya� Ndi Anambra nno Govano ha na asu, Chukwu ga enye Governor ha Ike ijupu ndi otu ipob na esn na ugm nke na achoghi ka oganiru bata na Anambra. Chukwu gozie Prof Soludo. Anyi nọ Apga na azu 2 Likes |
Re: Mgbolo O Ne Ka Ihe G'eme Anyi Tupu Anyi Amuta Ihe. Ndi Banyi, Puo Nu Ala Ndi Ugw by OkwuEziokwu(m): 2:49pm On Apr 11, 2022 |
Proudlyomonna: Nwokem, kedu ihe I na ekwu ebea? Site mgbe ESN bidoro, e nunugo na ndi fulani chiri nama bata obodo anyi? Bikokwa o. Esoghim na ndi IPOB, mana ama'm na ha di iche na UGM. ESN n'eche obodo. MNK na chutara anyi obodo anyi. |
Re: Mgbolo O Ne Ka Ihe G'eme Anyi Tupu Anyi Amuta Ihe. Ndi Banyi, Puo Nu Ala Ndi Ugw by SirBlack999(m): 3:02pm On Apr 11, 2022 |
Proudlyomonna:"Proudlyomonna". Lol. Lagosized Igbo. Akaga agwagi jee dakpunye na lagoon |
Re: Mgbolo O Ne Ka Ihe G'eme Anyi Tupu Anyi Amuta Ihe. Ndi Banyi, Puo Nu Ala Ndi Ugw by SirBlack999(m): 3:04pm On Apr 11, 2022 |
OkwuEziokwu:. Inaatupuru mpama ahụ ọnụ? Efulelefu nọ legosi na-ala onye ofe mmanụ, marakwuo ife n'eme na alaigbo |
Re: Mgbolo O Ne Ka Ihe G'eme Anyi Tupu Anyi Amuta Ihe. Ndi Banyi, Puo Nu Ala Ndi Ugw by Proudlyomonna: 3:26pm On Apr 11, 2022 |
SirBlack999: Enwere m azumahia na Lagos ma anaghi m ano ebe ahu full time. Onweghi ihe di ka idakpunye na Lagoon obula,ndi Igbo na ndi obula enweghi nsogbu soso umu Ipob bu ndi ne nye onweha nsogbu. |
Re: Mgbolo O Ne Ka Ihe G'eme Anyi Tupu Anyi Amuta Ihe. Ndi Banyi, Puo Nu Ala Ndi Ugw by Proudlyomonna: 3:50pm On Apr 11, 2022 |
OkwuEziokwu: Negodu kam m gwa gi,ndi esn anaghi alusa fulani obula ogu,ihea bu ipob propaganda. Na Imo State anyi enweghi nsogbu fulani obula kam-mgbe uwa, nsogbu anyi bidoro mgbe ipob butere otu esn ha bata na Ala anyi bu Imo Steti Anyi achoghi esn unu ozo biko bia buru nu |
Re: Mgbolo O Ne Ka Ihe G'eme Anyi Tupu Anyi Amuta Ihe. Ndi Banyi, Puo Nu Ala Ndi Ugw by Proudlyomonna: 4:10pm On Apr 11, 2022 |
SirBlack999: Negodu ezi nwuru anwu na pko onye ozo mpama� Nkea bu soso ihe ndi ipob ma,ikpari madu � Onwekwanu ihe ozo di efulefu,iti nwuru dika gi nisi? Ndi bu Nwafo na agba-mbo site na Lagos,ruo na Abuja,ma na Bayelsa ruo ebe nine Chukwu kere Eligwe na Uwa kere. Ndi ipob unu bu ezigbo iti unu nweghi amamihe chacha, soso icho nsogbu bu naani ihe unu ma eme nke oma� Fiaakwa ihere megbuo unu. |
Re: Mgbolo O Ne Ka Ihe G'eme Anyi Tupu Anyi Amuta Ihe. Ndi Banyi, Puo Nu Ala Ndi Ugw by Evaloyal2J(f): 10:22pm On Apr 13, 2022 |
OkwuEziokwu:sorry please,I wasn't referring to your post. I misquoted. Edit my post abeg O Kwa one almajiri like that . |
Re: Mgbolo O Ne Ka Ihe G'eme Anyi Tupu Anyi Amuta Ihe. Ndi Banyi, Puo Nu Ala Ndi Ugw by OkwuEziokwu(m): 5:43am On Apr 14, 2022 |
Evaloyal2J: Excuse you? |
(1) (Reply)
Breaking News!!! Asari Dokubo Invite Igbos To Boro Day 2022. ( Photos). / 2023: 3 Things I Learnt From Tinubu - Nairalander, Tiwaz2 / Breaking: Premiumtimes Newspaper Confirms Lamido Sanusi's Speech On Atiku/obi/ba
(Go Up)
Sections: politics (1) business autos (1) jobs (1) career education (1) romance computers phones travel sports fashion health religion celebs tv-movies music-radio literature webmasters programming techmarket Links: (1) (2) (3) (4) (5) (6) (7) (8) (9) (10) Nairaland - Copyright © 2005 - 2024 Oluwaseun Osewa. All rights reserved. See How To Advertise. 32 |