Welcome, Guest: Register On Nairaland / LOGIN! / Trending / Recent / NewStats: 3,208,529 members, 8,002,899 topics. Date: Thursday, 14 November 2024 at 08:24 PM |
Nairaland Forum / Nairaland / General / Culture / Okwuntabiire (1806 Views)
Okwuntabiire by AndreUweh(m): 8:58pm On Jul 13, 2011 |
Okwuntabiire/okwumgbawaonu bara ezigbo uru n'asusu Igbo. Okwuntabiire bu okwu eji amata onye nwere ike ikwu okwu oso oso na-ekwugharighi onu. NdiIgbo bia dee nke i ma. |
Re: Okwuntabiire by AndreUweh(m): 9:00pm On Jul 13, 2011 |
Ukochukwu okechukwu kwuru okwu chukwu na ulo chukwu di na Aro Chukwu. |
Re: Okwuntabiire by AndreUweh(m): 9:05pm On Jul 13, 2011 |
Mama Magi zutara magi, Magi rachaa magi mama Magi zutara. |
Re: Okwuntabiire by AndreUweh(m): 8:16pm On Jul 14, 2011 |
Nwanyi na akwa akwa, i na akwa akwa na okuko yiri akwa n'elu akwa I kwara akwa. |
Re: Okwuntabiire by nwaka80(f): 4:54pm On Jul 15, 2011 |
Papa peter patara pawpaw panye papa paul |
Re: Okwuntabiire by ChinenyeN(m): 6:16pm On Jul 15, 2011 |
I shi la ishi shi eshiwala l'ishi we ishii? |
Re: Okwuntabiire by odumchi: 10:58pm On Jul 15, 2011 |
Okoronkwo nwa Nkwo nwarawa nweta nwei Nwankwo. |
Re: Okwuntabiire by aljharem3: 11:24pm On Jul 15, 2011 |
must it be in igbo A peck of pickled peppers Peter Piper picked |
Re: Okwuntabiire by AndreUweh(m): 1:49pm On Jul 17, 2011 |
Oku huru oke, oke hu oku. |
Re: Okwuntabiire by AndreUweh(m): 10:29pm On Oct 14, 2011 |
Mgbeke zutara eke n'ahia Eke di n'obodo Eke. |
Re: Okwuntabiire by chijiblaze(m): 10:50am On Sep 20, 2016 |
You can't beat this one. Manye aka n'akpa Akakpọ ka ị were ihe dị n'akpa Akakpọ ka i nye Akakpọ ka o rie. Manye aka n'akpa Akapko k'iwere ihe di n'akpa Akapko k'inye Akapko k'orie 2 Likes |
Re: Okwuntabiire by chijiblaze(m): 7:45pm On Jan 16, 2017 |
Ogbuagụ onye ụmụọhịagụ gara ọhịa hụ Agụ agụụ na-agụ. Agụ agụụ na-agụ agụgọrọ-agụgọrọ chụwa Ogbuagụ ❗ |
Re: Okwuntabiire by chijiblaze(m): 7:49pm On Jan 16, 2017 |
Ọkpịị mpi Mkpi piri, kpịrị mpi Mkpi piri ❗ |
(1) (Reply)
Bizarre Tradition Of A Tribe In Indonesia **viewers Discretion Advised** / Why Do Nigerians Confuse Bride Price And Dowry. / What Would You Do If You Have Tribal Marks
(Go Up)
Sections: politics (1) business autos (1) jobs (1) career education (1) romance computers phones travel sports fashion health religion celebs tv-movies music-radio literature webmasters programming techmarket Links: (1) (2) (3) (4) (5) (6) (7) (8) (9) (10) Nairaland - Copyright © 2005 - 2024 Oluwaseun Osewa. All rights reserved. See How To Advertise. 6 |