Welcome, Guest: Register On Nairaland / LOGIN! / Trending / Recent / New
Stats: 3,190,742 members, 7,941,814 topics. Date: Friday, 06 September 2024 at 01:43 PM

Ife Nwata Mmeru - Literature - Nairaland

Nairaland Forum / Entertainment / Literature / Ife Nwata Mmeru (313 Views)

The Lies And The Truths: Economic State Of Ile-ife, Nigeria / (novel) Itakun Ife By Rowjew (chapter 1) / My 8hours At Erinjesha Waterfall Story By Okewale Sunday Ife (2) (3) (4)

(1) (Reply)

Ife Nwata Mmeru by CleanCity247(m): 10:22pm On Jul 13, 2022
Ife Nwata Mmeru

Igbo Sina Nwata Nnupuru Nnaya Isi
Umunya Ka Enupuru Nyawa Isi
Ife Nwata Mmeru
Ka Ana Ekwu
Mma Odimma
Mma Odinjo
Nwoke Na Asi Nnaya Osi
Nwaya Ka Anosiya Ogo
Nwanyi Na Ako Nneya Onu
Nwaya Ka Akpari Nya
Ihe Afu Na Ugboala
Ka Onuru Na Ugboala
Ka Ogakwana Na Ugboelu
Ihe Mmeru Na Miri
Ka Olukwana Ani Nti
Miri Mmara Oke Nga Ako Na Aru Ngwele
Ife Nwata Mmeru
Ka Emekwa Na Ka Mpa Mbe Akwa
Ka Emekwa Na Ka Mma Mbe Akwa
Ka Anyi Nzu
Mbe Ona Egbe Akwa
Nwata Mmaru Ife
Nsokpuru Nna Gi
Nsokpuru Nne Gi
Ka Udo Nwe Ndi Na Etiti Ezinaulo
Nka Ka Anyi Na Ayo Na Afa Jesu
Ami Ami Ami

Clean City.

(1) (Reply)

I Need To Use Grammarly Premium. Who Wants To Sell The Login? / The 7th Chinua Achebe Poetry/essay Anthology — Call For Submission / Àrán

(Go Up)

Sections: politics (1) business autos (1) jobs (1) career education (1) romance computers phones travel sports fashion health
religion celebs tv-movies music-radio literature webmasters programming techmarket

Links: (1) (2) (3) (4) (5) (6) (7) (8) (9) (10)

Nairaland - Copyright © 2005 - 2024 Oluwaseun Osewa. All rights reserved. See How To Advertise. 4
Disclaimer: Every Nairaland member is solely responsible for anything that he/she posts or uploads on Nairaland.