Welcome, Guest: Register On Nairaland / LOGIN! / Trending / Recent / NewStats: 3,192,656 members, 7,948,496 topics. Date: Friday, 13 September 2024 at 10:54 PM |
Nairaland Forum / Nairaland / General / Culture / Inwe Ike Ide N'igbo N'edeghi N'oyibo, Ngwa Nu Bia Nwale....... (4826 Views)
Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady / Igbo Kwenu! kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/Lady / Igbo Kwenu ! Kwenu Kwezo Nu ! Join Us If You Proud To Be An Igbo Guy/lady (2) (3) (4)
Inwe Ike Ide N'igbo N'edeghi N'oyibo, Ngwa Nu Bia Nwale....... by EzePromoe: 9:54am On Jan 08, 2013 |
Aha, omeleme. Ndigbo nnoo nu o. Ekelem unu nke ukwu o. Kedu ka unu meru? Aham bu Obiora mana ndi ikwu-na-ibem dika Promoe. Abum onye Nnobi, no na Ndida Idemili etu ndi goomenti siri ke ayi. Achorom ikele ka ha ra ndi ka g'ede ihe ebea. Odumchi bu Eze NL, gbaya-gbaya we (ma o buru ndi Ikwere), Ogugua bu Eze nwaanyi (n'agbanyeghi na o gagh ede ihe ebea), Chinenye, adabeke, ifyalways, Maria nkem, Tosh (onye iro ), otele, BlackPIKIN, Afam o nna e, fa di otutu o. Ihem n'ekwu na nchikota bu na Chukwu bi n'igwe ga agozi unu ncha. Biko onye edela Engligbo dika Oliver D'coque siri kwuo. DAALU NU! |
Re: Inwe Ike Ide N'igbo N'edeghi N'oyibo, Ngwa Nu Bia Nwale....... by EzePromoe: 10:01am On Jan 08, 2013 |
LOL bu MAI (mmusi amu ike) LMAO bu AAON(anam amupu otunam n'ebea) SMH bu AAI(anam arughari isi) LWKMD bu ACIN(amu choro igbum nwuo) FYI bu KGG(kam gwakwa gi) Otutu ka n'abia abia |
Re: Inwe Ike Ide N'igbo N'edeghi N'oyibo, Ngwa Nu Bia Nwale....... by Nobody: 10:06am On Jan 08, 2013 |
Obiora, nnoo nwannem, ejim n' aka na i gbara emume xmas na new year ofuma? biko kedu ihe ichoro iji oherea nwee kowaputara anyi? |
Re: Inwe Ike Ide N'igbo N'edeghi N'oyibo, Ngwa Nu Bia Nwale....... by butterflyy(f): 10:06am On Jan 08, 2013 |
Ututu oma, anuru m ihe ikwuru, aha m bu Nwamaka, agaghi m ekwube onye ebe m bu maka na-achoghi m. Ndi a nile ikporo aha ha ebe a, ana m eche mgbe ha ga-abia dee kam guo, maka na ide n'asusu anyi a n'amasi m nke oma. Jisinu ike. Daarunu |
Re: Inwe Ike Ide N'igbo N'edeghi N'oyibo, Ngwa Nu Bia Nwale....... by EzePromoe: 10:16am On Jan 08, 2013 |
991: Obiora, nnoo nwannem, ejim n' aka na i gbara emume xmas na new year ofuma? biko kedu ihe ichoro iji oherea nwee kowaputara anyi?pipiro! Emereke, odaraya! Adighim atubanya iweputa isi okwu aga edeba ihe na ya kama i kparikota n'onu ayi n'etinyeghi okwu Bekee na ya. O di ka udi egwuregwu! Nnoo nwanna |
Re: Inwe Ike Ide N'igbo N'edeghi N'oyibo, Ngwa Nu Bia Nwale....... by EzePromoe: 10:19am On Jan 08, 2013 |
butterflyy: Ututu oma, anuru m ihe ikwuru, aha m bu Nwamaka, agaghi m ekwube onye ebe m bu maka na-achorom. Ndi a nile ikporo aha ha ebe a, ana m eche mgbe ha ga-abia dee kam gud, maka na ide n'asusu anyi a n'amasi m nke oma. Jisinu ike. DaarunuNnoo ada Igbo! Imere nke oma |
Re: Inwe Ike Ide N'igbo N'edeghi N'oyibo, Ngwa Nu Bia Nwale....... by Nobody: 12:06pm On Jan 08, 2013 |
Eze Promoe:Odi nma, ugbua aghotara m ebe ina aga. ejim n' aka na umu afo igbo juputara na foruum a. n' oge na dighi anya, ndi mmadu ga abatakwa ma tinyere anyi ihe ha nwere itunye. ana m asi ka olisa bi n'igwe gozie ma chekweba umu igbo ebe na ebe ha no n' uwa gbaa gburugburu. ya gazie. Aham bu Dozie. |
Re: Inwe Ike Ide N'igbo N'edeghi N'oyibo, Ngwa Nu Bia Nwale....... by achi4u(m): 1:01pm On Jan 08, 2013 |
Eze p. kedu ka a ga-esi kwoo nwanyi ukwu gbara?,I ga ebu uzo bido tupu anyi ado-nyere gi ukwu. Aghotara ihe ikwuru... na anyi achoghi "engligbo",mana mara na afuro ebe ebidoro aka ebido ya n'ikpere; ya mere umuigbo ji-zi edegherie asusu Igbo edegherie. Ogini ka m na ekwu?,ihe m na ekwu bu na imirikiti nne na nna umuigbo anaghi achozi ikuziri umu ha ASUSU IGBO.Ifu onye na asu asusu igbo na ezuzu oha Odika O na eme nzuzu. umuigbo ka anyi kwadonu asusu anyi maka odi-n'ihu. |
Re: Inwe Ike Ide N'igbo N'edeghi N'oyibo, Ngwa Nu Bia Nwale....... by Idowuogbo(f): 1:05pm On Jan 08, 2013 |
Eze Promoe: Aha, omeleme. Ndigbo nnoo nu o. Ekelem unu nke ukwu o. Kedu ka unu meru? Aham bu Obiora mana ndi ikwu-na-ibem dika Promoe. Abum onye Nnobi, no na Ndida Idemili etu ndi goomenti siri ke ayi. Achorom ikele ka ha ra ndi ka g'ede ihe ebea. Odumchi bu Eze NL, gbaya-gbaya we (ma o buru ndi Ikwere), Ogugua bu Eze nwaanyi (n'agbanyeghi na o gagh ede ihe ebea), Chinenye, adabeke, ifyalways, Maria nkem, Tosh (onye iro ), otele, BlackPIKIN, Afam o nna e, fa di otutu o. Ihem n'ekwu na nchikota bu na Chukwu bi n'igwe ga agozi unu ncha. Biko onye edela Engligbo dika Oliver D'coque siri kwuo. DAALU NU!racist! |
Re: Inwe Ike Ide N'igbo N'edeghi N'oyibo, Ngwa Nu Bia Nwale....... by achi4u(m): 1:21pm On Jan 08, 2013 |
Idowuogbo:Ofeakwu |
Re: Inwe Ike Ide N'igbo N'edeghi N'oyibo, Ngwa Nu Bia Nwale....... by Nobody: 3:31pm On Jan 08, 2013 |
Nwanne, I meela. Odikwa mkpa ka I were igbo Izugbe were n'edeputa ihe ebe a karia iji Olumba. Anwuchula! |
Re: Inwe Ike Ide N'igbo N'edeghi N'oyibo, Ngwa Nu Bia Nwale....... by Idowuogbo(f): 4:24pm On Jan 08, 2013 |
achi4u: Ofeakwueemm... a ma m na m juru gi onu maka na a choro zi'm. *whispers* eze, i hope my join join makes sense o! |
Re: Inwe Ike Ide N'igbo N'edeghi N'oyibo, Ngwa Nu Bia Nwale....... by toshmann(m): 4:38pm On Jan 08, 2013 |
Eze Promoe: Aha, omeleme. Ndigbo nnoo nu o. Ekelem unu nke ukwu o. Kedu ka unu meru? Aham bu Obiora mana ndi ikwu-na-ibem dika Promoe. Abum onye Nnobi, no na Ndida Idemili etu ndi goomenti siri ke ayi. Achorom ikele ka ha ra ndi ka g'ede ihe ebea. Odumchi bu Eze NL, gbaya-gbaya we (ma o buru ndi Ikwere), Ogugua bu Eze nwaanyi (n'agbanyeghi na o gagh ede ihe ebea), Chinenye, adabeke, ifyalways, Maria nkem, Tosh (onye iro ), otele, BlackPIKIN, Afam o nna e, fa di otutu o. Ihem n'ekwu na nchikota bu na Chukwu bi n'igwe ga agozi unu ncha. Biko onye edela Engligbo dika Oliver D'coque siri kwuo. DAALU NU!Onye oshi nwanyi Onye ozo. Awu m akwaa akwuru. Anaghi m Ada Ada n'ala. awu m Nwoke Oma. Añu Ana agba egbe o n'ara ngwo-ngwo Eze promoe igaghi ezuteli MariaTosh |
Re: Inwe Ike Ide N'igbo N'edeghi N'oyibo, Ngwa Nu Bia Nwale....... by Nobody: 4:47pm On Jan 08, 2013 |
toshmann: Anaghi azo nwayi azo n' ala igbo. omenala igbo na aso ya nso. |
Re: Inwe Ike Ide N'igbo N'edeghi N'oyibo, Ngwa Nu Bia Nwale....... by EzePromoe: 5:05pm On Jan 08, 2013 |
toshmann:Ihem n'eche bu ka Maria sim 'gaa n'iru', i kwuo ihea i na fuo ekwu n'irum, anyuim gi ikpakwu Idowuogbo:onye nyere gi mmanu i racharu gregtochi: Nwanne, I meela. Odikwa mkpa ka I were igbo Izugbe were n'edeputa ihe ebe a karia iji Olumba. Anwuchula!Nwanne, e chikorum Igbo nile onu we suo ya! Igbo Izugbe kam n'edekari oge obula Idowuogbo:pipiro Emerula ayi ebea biko, ayi anaghi ede n'oyibo 991:Nnoo, nwanna *ikwe n'aka* |
Re: Inwe Ike Ide N'igbo N'edeghi N'oyibo, Ngwa Nu Bia Nwale....... by toshmann(m): 11:03pm On Jan 08, 2013 |
991:Gaa gwa kwa ya eze. Okpogidela ishi na ahu Maria m |
Re: Inwe Ike Ide N'igbo N'edeghi N'oyibo, Ngwa Nu Bia Nwale....... by EzePromoe: 11:58pm On Jan 08, 2013 |
Mmadu a na-azo ihe bu nke ya |
Re: Inwe Ike Ide N'igbo N'edeghi N'oyibo, Ngwa Nu Bia Nwale....... by AndreUweh(m): 12:07am On Jan 09, 2013 |
991:Mana ugbua, ana azozi nwanyi azo. |
Re: Inwe Ike Ide N'igbo N'edeghi N'oyibo, Ngwa Nu Bia Nwale....... by toshmann(m): 2:09am On Jan 09, 2013 |
eze promo mu na gi ga etinye ukwu naotu trouser o anaghi eji ihe ana agba na nti agba na . . . . . . . complete this ilulu, echefuola m ya anyway, anaghi m eji mariatomatosh m eti epele. m ga ata gi aru n'akpa amu kwafuo mmiri nile nu ya n'ime seriously |
Re: Inwe Ike Ide N'igbo N'edeghi N'oyibo, Ngwa Nu Bia Nwale....... by odumchi: 5:31am On Jan 09, 2013 |
Kedu ka unu mere? Asim mu ekele. |
Re: Inwe Ike Ide N'igbo N'edeghi N'oyibo, Ngwa Nu Bia Nwale....... by wikki042: 11:05am On Jan 09, 2013 |
ndi igbo ibem,ututu oma..aha m bu obumneme,abi m na Enugu.abu m onye ohuru n' NL..daalu nu. |
Re: Inwe Ike Ide N'igbo N'edeghi N'oyibo, Ngwa Nu Bia Nwale....... by EzePromoe: 1:09pm On Jan 09, 2013 |
toshmann: eze promo mu na gi ga etinye ukwu naotu trouser oPipiro! gbasara Maria, nke ahu adighi echezim nihi na Maria gwaram n'ibu okpokoro ochie oka g'eme ntufu |
Re: Inwe Ike Ide N'igbo N'edeghi N'oyibo, Ngwa Nu Bia Nwale....... by EzePromoe: 1:13pm On Jan 09, 2013 |
odumchi: Kedu ka unu mere? Asim mu ekele.Nnoo Eze Odumchi, anyi dicha mma |
Re: Inwe Ike Ide N'igbo N'edeghi N'oyibo, Ngwa Nu Bia Nwale....... by EzePromoe: 1:21pm On Jan 09, 2013 |
wikki042: ndi igbo ibem,ututu oma..aha m bu obumneme,abi m na Enugu.abu m onye ohuru n' NL..daalu nu. Nnoo, nnukwu nwoke. Ebea bu AlaIgbo NL! |
Re: Inwe Ike Ide N'igbo N'edeghi N'oyibo, Ngwa Nu Bia Nwale....... by toshmann(m): 1:44pm On Jan 09, 2013 |
Gini wu "trouser" n'okwu Igbo? |
Re: Inwe Ike Ide N'igbo N'edeghi N'oyibo, Ngwa Nu Bia Nwale....... by odumchi: 2:05am On Jan 10, 2013 |
toshmann: Gini wu "trouser" n'okwu Igbo? Ibá. |
Re: Inwe Ike Ide N'igbo N'edeghi N'oyibo, Ngwa Nu Bia Nwale....... by toshmann(m): 4:17am On Jan 10, 2013 |
Eche m na Iba wu fever or malaria? |
Re: Inwe Ike Ide N'igbo N'edeghi N'oyibo, Ngwa Nu Bia Nwale....... by odumchi: 6:57am On Jan 10, 2013 |
toshmann: Eche m na Iba wu fever or malaria? Eh, mana otu ha abuo si ada na nti di iche. Soso ihe m maara a na-kpo "trouser" na okwu Igbo bu "Ibá". |
Re: Inwe Ike Ide N'igbo N'edeghi N'oyibo, Ngwa Nu Bia Nwale....... by EzePromoe: 11:38am On Jan 10, 2013 |
Odumchi, imela we tughari okwu ahu n'okwu Igbo, na agbanyeghi na ta bu oge mbu m na anu okwu ahu a na kpo 'ibá', muwa n'onwem na-akpobu ya 'turaza'. |
Re: Inwe Ike Ide N'igbo N'edeghi N'oyibo, Ngwa Nu Bia Nwale....... by toshmann(m): 1:45pm On Jan 10, 2013 |
Eze Promoe: Odumchi, imela we tughari okwu ahu n'okwu Igbo, na agbanyeghi na ta bu oge mbu m na anu okwu ahu a na kpo 'ibá', muwa n'onwem na-akpobu ya 'turaza'. Pipiro |
Re: Inwe Ike Ide N'igbo N'edeghi N'oyibo, Ngwa Nu Bia Nwale....... by odumchi: 10:12pm On Jan 10, 2013 |
Eze Promoe: Odumchi, imela we tughari okwu ahu n'okwu Igbo, na agbanyeghi na ta bu oge mbu m na anu okwu ahu a na kpo 'ibá', muwa n'onwem na-akpobu ya 'turaza'. Gbahara m mana o bughi m kere ya o. Na olu mba, ihe anyi na-kpo "trouser" bu "ibá". |
Re: Inwe Ike Ide N'igbo N'edeghi N'oyibo, Ngwa Nu Bia Nwale....... by toshmann(m): 4:20am On Jan 12, 2013 |
Gini wu condom n'igbo? |
Meaning Of BUHARI / Colonial Era Pictures Of Lagos / Onye Ga Edu Anyi?
(Go Up)
Sections: politics (1) business autos (1) jobs (1) career education (1) romance computers phones travel sports fashion health religion celebs tv-movies music-radio literature webmasters programming techmarket Links: (1) (2) (3) (4) (5) (6) (7) (8) (9) (10) Nairaland - Copyright © 2005 - 2024 Oluwaseun Osewa. All rights reserved. See How To Advertise. 51 |