Welcome, Guest: Register On Nairaland / LOGIN! / Trending / Recent / NewStats: 3,200,879 members, 7,976,280 topics. Date: Wednesday, 16 October 2024 at 01:01 AM |
Nairaland Forum / Nairaland / General / Culture / Inwe Ike Ide N'igbo N'edeghi N'oyibo, Ngwa Nu Bia Nwale....... (4842 Views)
Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady / Igbo Kwenu! kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/Lady / Igbo Kwenu ! Kwenu Kwezo Nu ! Join Us If You Proud To Be An Igbo Guy/lady (2) (3) (4)
Re: Inwe Ike Ide N'igbo N'edeghi N'oyibo, Ngwa Nu Bia Nwale....... by sashaa(f): 8:16pm On Jan 29, 2013 |
stanjohn57:nnaa daalu so. Kee k'ime? O tekwaana o. Kedu ka eke si anya anwu? |
Re: Inwe Ike Ide N'igbo N'edeghi N'oyibo, Ngwa Nu Bia Nwale....... by sashaa(f): 8:20pm On Jan 29, 2013 |
Eze Promoe:ehh yee, e ji m n'aka na ubochi gi gara nke oma. Noru ju |
Re: Inwe Ike Ide N'igbo N'edeghi N'oyibo, Ngwa Nu Bia Nwale....... by stanjohn57: 8:52pm On Jan 29, 2013 |
sashaa: Nwanne adim nno mma. Ihe n'ile na-aga ziriri werere. Otekwala nke ukwu nke na anaghizi anukwa mkpatu gi na ebe ndekorita nkea a na-akpo nairaland. I nukwara na enwere ndi anyi na ha so lee ule DB ga-ebido |
Re: Inwe Ike Ide N'igbo N'edeghi N'oyibo, Ngwa Nu Bia Nwale....... by sashaa(f): 9:13pm On Jan 29, 2013 |
stanjohn57: olee kwanu ihe mmadu g'eme? A kuru m paa n'akuku ibe nke m. Onwero kwa onye m nuru bidogoro nu. Ndi n'ile m mata ka nokwa n'eche |
Re: Inwe Ike Ide N'igbo N'edeghi N'oyibo, Ngwa Nu Bia Nwale....... by stanjohn57: 9:38pm On Jan 29, 2013 |
sashaa:Enwere out ezigbo enyi ha kporo na ekwe nti tata,is ya na ha ga ebido n'ubochi nke ano n'onwa february,nke putara Monday izu uka n'abia abia. Kama ihe mere bu na ya bu enyim bu ebe govmenti etiti (Abuja) ka obi. Ebe ahukwa ka ha ga-eme TS |
Re: Inwe Ike Ide N'igbo N'edeghi N'oyibo, Ngwa Nu Bia Nwale....... by sashaa(f): 10:55pm On Jan 29, 2013 |
^^ eziokwu? Ife nke a gbakwazi m gharii. O di mma. Ka anyi na-eche kwa oge nke anyi |
Re: Inwe Ike Ide N'igbo N'edeghi N'oyibo, Ngwa Nu Bia Nwale....... by stanjohn57: 11:41pm On Jan 29, 2013 |
sashaa: ^^ eziokwu? Ife nke a gbakwazi m gharii. O di mma. Ka anyi na-eche kwa oge nke anyiOya nu. Ono be ya echere mmadu,ike adighi agwu nu ya. Kama oga ewute m ma oburu na ha tinyeko ya oge mmadu nwere ihe ozo di oke mkpa |
Re: Inwe Ike Ide N'igbo N'edeghi N'oyibo, Ngwa Nu Bia Nwale....... by touchmehard: 11:06am On Jan 31, 2013 |
Ndi be anyi ndeewo nu o! Ekelekwaa mu unu. Asim oji ngaji eri chetakwa onye ji aka, makana o na-adikwa mma ma egbe bere ugo bere, mana nke si ibe ya ebela, nku kwaa ya. Ozo di ka ibe ya wee buru, Ka anyi bu umu Nigeria na-agba mbo na-eme ihe kwesiri ekwesi ma wepukwa aka n'ihe ojoo niile, n'ihi na ndi be anyi siri ka ewepukwa aka enwe n'ofe tupu ya aburu aka mmadu. Ka anyi gbalisie ike kwusi ntoro mmadu, oshi, igbu mmadu, na mpu na aruruala juru n'obo Nigeria. Ka Chineke mezie okwu o! |
Re: Inwe Ike Ide N'igbo N'edeghi N'oyibo, Ngwa Nu Bia Nwale....... by EzePromoe: 9:24am On Feb 01, 2013 |
touch_me_hard: Ndi be anyi ndeewo nu o! Ekelekwaa mu unu. Asim oji ngaji eri chetakwa onye ji aka, makana o na-adikwa mma ma egbe bere ugo bere, mana nke si ibe ya ebela, nku kwaa ya.Ndi be gi a n'eme udiri ihea ojo ikwuputara |
Re: Inwe Ike Ide N'igbo N'edeghi N'oyibo, Ngwa Nu Bia Nwale....... by touchmehard: 12:28pm On Feb 05, 2013 |
Eze Promoe:Ntoro-mmadu a juputara ebenile n'ala Igbo, o bu na inaghi-anu ha? Ka o bu ndi ugwu na-abia n'ala anyi atoro mmadu? |
Hausa Girl And Igbo Dude Wedding / Top 10 Facts About Nigeria / Ten Taboos In Igbo Land.no 5 Can Cost Your Life
(Go Up)
Sections: politics (1) business autos (1) jobs (1) career education (1) romance computers phones travel sports fashion health religion celebs tv-movies music-radio literature webmasters programming techmarket Links: (1) (2) (3) (4) (5) (6) (7) (8) (9) (10) Nairaland - Copyright © 2005 - 2024 Oluwaseun Osewa. All rights reserved. See How To Advertise. 15 |