Welcome, Guest: Register On Nairaland / LOGIN! / Trending / Recent / New
Stats: 3,179,002 members, 7,906,754 topics. Date: Wednesday, 31 July 2024 at 03:28 PM

Igbo Kwenu ! Kwenu Kwezo Nu ! Join Us If You Proud To Be An Igbo Guy/lady - Culture (249) - Nairaland

Nairaland Forum / Nairaland / General / Culture / Igbo Kwenu ! Kwenu Kwezo Nu ! Join Us If You Proud To Be An Igbo Guy/lady (480827 Views)

Why Are You Proud To Be Nigerian? / Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady / Igbo Kwenu! kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/Lady (2) (3) (4)

(1) (2) (3) ... (246) (247) (248) (249) (250) (251) (252) ... (579) (Reply) (Go Down)

Re: Igbo Kwenu ! Kwenu Kwezo Nu ! Join Us If You Proud To Be An Igbo Guy/lady by Ynot(m): 11:25pm On Jun 15, 2007
ikocrazy

i na aputa today, make sure na iji your boxing glove maka anyi g'eti okpo.

Romeo, kedu k'eke si anya anwu? lol Ikomi, any objection?

romeo:

common owen like u na ewetara m onu

Hahahahaha. no mind am, oche na everybody na asu igbonkwu like him.

romeo:

onye na ekwu okwu ogo ebe a?

Monsh, bia kowaa onwe gi here. Kedu mgbe gi na ikocrazy jiri gowa? and who be the asa?
Re: Igbo Kwenu ! Kwenu Kwezo Nu ! Join Us If You Proud To Be An Igbo Guy/lady by Ikomi(m): 11:36pm On Jun 15, 2007
[size=30pt]Agam ebuli aha ya elu

Agam ebuli aha ya elu

Ohhh Jehova, aka ne me nma, anyi ge buli aha ya elu
.
[/size]
monshege:

ka chi foo ogo m nwoke grin

Ynot and Romeo. Favours coming right, centre and behind 4 Ikomi. Av been told not to ask how but when, so u guys should just watch, because it will happen. Monshhee wu my proper ogo.  undecided
Re: Igbo Kwenu ! Kwenu Kwezo Nu ! Join Us If You Proud To Be An Igbo Guy/lady by Ynot(m): 11:56pm On Jun 15, 2007
lol. before i bido buliwe aha ya elu, chere ka monshege bia kowara anyi ihe n'eme.
Re: Igbo Kwenu ! Kwenu Kwezo Nu ! Join Us If You Proud To Be An Igbo Guy/lady by Ikomi(m): 11:57pm On Jun 15, 2007
Ynot:

lol. before i bido buliwe aha ya elu, chere ka monshege bia kowara anyi ihe n'eme.

Monsheee has said it all what else do u want to hear? cheesy  cheesy  cheesy  cheesy  cheesy  cheesy  cheesy
Re: Igbo Kwenu ! Kwenu Kwezo Nu ! Join Us If You Proud To Be An Igbo Guy/lady by Ynot(m): 12:05am On Jun 16, 2007
So, someone finally paid your parents the proverbial dowry huh?
Re: Igbo Kwenu ! Kwenu Kwezo Nu ! Join Us If You Proud To Be An Igbo Guy/lady by Ikomi(m): 12:11am On Jun 16, 2007
Ynot:

So, someone finally paid your parents the proverbial dowry huh?

Ad take dat as a compliment. lol. If someone chose to do it, that really tells how valuable I must be. lol
Re: Igbo Kwenu ! Kwenu Kwezo Nu ! Join Us If You Proud To Be An Igbo Guy/lady by Ynot(m): 12:28am On Jun 16, 2007
It might just be the opposite grin
Re: Igbo Kwenu ! Kwenu Kwezo Nu ! Join Us If You Proud To Be An Igbo Guy/lady by Ikomi(m): 12:41am On Jun 16, 2007
Ynot:

It might just be the opposite grin

Well in this case it is not. Believe me Ynot.
Re: Igbo Kwenu ! Kwenu Kwezo Nu ! Join Us If You Proud To Be An Igbo Guy/lady by Ikomi(m): 12:49am On Jun 16, 2007
Ynot ka chi foo. And dont get whined up, wat will be will be. lol.
Re: Igbo Kwenu ! Kwenu Kwezo Nu ! Join Us If You Proud To Be An Igbo Guy/lady by Ynot(m): 12:57am On Jun 16, 2007
Ok. let me 'comment my reserve' for now.

lol @ whined up

Ka chifoo.
Re: Igbo Kwenu ! Kwenu Kwezo Nu ! Join Us If You Proud To Be An Igbo Guy/lady by mrjc(m): 10:02am On Jun 16, 2007
@2fine4u

nwanne i na agba mbo na isu asusu ndi igbo kama ihe mere bu na imahi ka esi asu igbo ofuma. keep trying. Were you born and raised up in igbo land?
Re: Igbo Kwenu ! Kwenu Kwezo Nu ! Join Us If You Proud To Be An Igbo Guy/lady by Ikomi(m): 12:47pm On Jun 16, 2007
Igbo ukwu kwezueee nu, Igbo oma kwezueee nu, Igbo kwenu. eeeeehhhhhhhhhhhhh

Owu woke obi oma, nsi from osisi oma with da name Ikomi na ekele here. Straight up.
Re: Igbo Kwenu ! Kwenu Kwezo Nu ! Join Us If You Proud To Be An Igbo Guy/lady by mrjc(m): 1:01pm On Jun 16, 2007
@IKOMI

igbo ukwu kwenu, kwenu, kwezuonuooooooooooooo
aham bu chukwukezie. ikomi ibu ezigbo nwa afo carry go nothin do you nwa.
Re: Igbo Kwenu ! Kwenu Kwezo Nu ! Join Us If You Proud To Be An Igbo Guy/lady by monshege: 5:24pm On Jun 16, 2007
mrjc,
chukwu keziri gi ofuma nwa m

oha obodo ekele m unu oooo
cha cha cha cha ala igbo ekele m unu oooo
Re: Igbo Kwenu ! Kwenu Kwezo Nu ! Join Us If You Proud To Be An Igbo Guy/lady by mrjc(m): 7:48pm On Jun 16, 2007
@monshege

nwanne i bu onye nze. chei amagim na ndi ichi di ka gi no na obodo a bu 9ja. nwanne i bu nnukwu mmanwu. chinekem gozie ooooooo. onwere otu ihe m ga emere gi oooo. ya bu ihe bu na agam enye gi otu nwanne mu nwanyi ka i luo oooo. thats good nwa
Re: Igbo Kwenu ! Kwenu Kwezo Nu ! Join Us If You Proud To Be An Igbo Guy/lady by monshege: 9:13pm On Jun 16, 2007
mrjc:

@monshege

nwanne i bu onye nze. chei amagim na ndi ichi di ka gi no na obodo a bu Nigeria. nwanne i bu nnukwu mmanwu. chinekem gozie ooooooo. onwere otu ihe m ga emere gi oooo. ya bu ihe bu na agam enye gi otu nwanne mu nwanyi ka i luo oooo. thats good nwa

grin grin grin
oha obodo unu bia nuru nke a oo. ihe oma adakwasala monshege nwa afo igbo. mrjc ya gaziere gi oooo. i batala na ogbe ndi oma ndi oma. ya gazie nwanne m nwoke
Re: Igbo Kwenu ! Kwenu Kwezo Nu ! Join Us If You Proud To Be An Igbo Guy/lady by Ynot(m): 9:45pm On Jun 16, 2007
oha obodo ndewoo

kedu onye na share nwanne ya nwanyi? make sure you get more than one. maka na ina dash monsh one, you better buy stamp to mail mine too. i'm sure ikomi and romeo will want one too.
Re: Igbo Kwenu ! Kwenu Kwezo Nu ! Join Us If You Proud To Be An Igbo Guy/lady by monshege: 10:15pm On Jun 16, 2007
Ynot:

oha obodo ndewoo

kedu onye na share nwanne ya nwanyi? make sure you get more than one. maka na ina dash monsh one, you better buy stamp to mail mine too. i'm sure ikomi and romeo will want one too.

hahahahaha i knew it, i knew na ndi iro agaghi ekwe ka m nuru mmiri togbo iko na ala igbo aa. nke mmadu i bia webiri na ime ngozi nke ezigbo nwa akworo aka muo bu mrjc na enye m wink


(clears throat), ohaneze ndi igbo, bikonu onwere onye furu dee vita. oteela aka m furu ya ebe a, o bu ihe m ji aju undecided
Re: Igbo Kwenu ! Kwenu Kwezo Nu ! Join Us If You Proud To Be An Igbo Guy/lady by Ikomi(m): 11:42pm On Jun 16, 2007
mrjc:

@monshege

nwanne i bu onye nze. chei amagim na ndi ichi di ka gi no na obodo a bu Nigeria. nwanne i bu nnukwu mmanwu. chinekem gozie ooooooo. onwere otu ihe m ga emere gi oooo. ya bu ihe bu na agam enye gi otu nwanne mu nwanyi ka i luo oooo. thats good nwa

Monshhee lucky u. That will be your fifth one is it not? Ynot I believe things should have order of priority. Repair your roof first then we will all ask mrjc to bring more from where he got for Monshheeee. But if your plan is to take her into a roofless house. Ynot we say "gi ri kwa wayo, Ynot gi ri kwa wayo hhmmmm"  angry what kind of ruff play is this sef from Ynot? hhhyyyaaaannnn.  angry
Re: Igbo Kwenu ! Kwenu Kwezo Nu ! Join Us If You Proud To Be An Igbo Guy/lady by grafikdon: 4:19pm On Jun 17, 2007
ONYE OBUNA GEE NTI!!!!!!

ONYE OBUNA GEE NTI!!!

ONYE OBUNA GEE NTI!!!!

Biko unu anwuchula.

Ejiri m ohere a were na akpoku umunwoke ndi no ebe a, ma andi ji nmwa o,ma ndi okokporo, ma ndi nwa ha ka no n'afo ime nwunye ha. Mwere na asi ka Olisaburuwa gozie unu n'ubochi ta ndi Obodo Amerika na eme mmemme iji cheta ndi nna. Oga adiri unu mma rue mgbe ebighi ebi.
Re: Igbo Kwenu ! Kwenu Kwezo Nu ! Join Us If You Proud To Be An Igbo Guy/lady by romeo(m): 4:20pm On Jun 17, 2007
ndigbo nwe m ndewoo nu, romeito is back !!! ikomi isiri na roof ynot na ehi mmiri? hahahahaha ynot kpo ikwu na ibe oku ka ha nyere gi aka ruo oru na ulo gi, monshege kedu onye nke na ekenye gi nwanyi? o di ka onweghi idea na guyns juru ebe a and all bachelors except me ofcourse
Re: Igbo Kwenu ! Kwenu Kwezo Nu ! Join Us If You Proud To Be An Igbo Guy/lady by Ikomi(m): 5:15pm On Jun 17, 2007
Romeo nnooo, ke kwan. good to know ur back. cool
Re: Igbo Kwenu ! Kwenu Kwezo Nu ! Join Us If You Proud To Be An Igbo Guy/lady by monshege: 9:04pm On Jun 17, 2007
ohaneze ndi igbo ekele m unu ooo
taa bu ubochi ndi nna ya mere m nji wee jiri oghere a na ekele ndi nna nile, ma ndi nke no na afo, ma ndi nke choro ibu nna, ma ndi nke achoghi ibu nna.unu nile ya gaziere unu na aha nke nna, na nke okpara na nke mmuo oso,

ikocrazy,happy sunday
Re: Igbo Kwenu ! Kwenu Kwezo Nu ! Join Us If You Proud To Be An Igbo Guy/lady by Ikomi(m): 9:13pm On Jun 17, 2007
monshege:

ikocrazy,happy sunday

Monshheee its been a happy fathers day, gone through two rounds of fight already on some other threads. lovely lovely lovely. Hope my son doesn't catch me fighting on threads.  undecided
Re: Igbo Kwenu ! Kwenu Kwezo Nu ! Join Us If You Proud To Be An Igbo Guy/lady by monshege: 9:16pm On Jun 17, 2007
hahahaha well for your sake and for the sake of the ohaneze ndi igbo, i sure hope he does not. you leave a legacy for him which ought not be fighting legacy. taa bu ubochi ndi nna mana mmiri na egbe eluigwe na emechi mmadu anya
Re: Igbo Kwenu ! Kwenu Kwezo Nu ! Join Us If You Proud To Be An Igbo Guy/lady by nnenneigbo(f): 9:19pm On Jun 17, 2007
monshe baby, please warn ooo ikomi, o na achuharim na ike na ike. replying to everything i've had to say today, please tell himm oo
Re: Igbo Kwenu ! Kwenu Kwezo Nu ! Join Us If You Proud To Be An Igbo Guy/lady by monshege: 9:26pm On Jun 17, 2007
nnenneigbo:

monshe baby, please warn ooo ikomi, o na achuharim na ike na ike. replying to everything i've had to say today, please tell himm oo
Chukwu ome mma, chineke ome mma, ikele chukwu na ihe omere,kele ya omekwara gi ozo

nne nne nke m, nne oooo, nne daddy ya. the only nne enwere na umuahia. ogologo gbajie, asa nwa, asampete nwanyi, tomota jos, nwa were shape coca cola-----nne nne m, o bu gi di ihe a ka o bu onye ozo? chei! anya m jiri guo post gi ozo.
Re: Igbo Kwenu ! Kwenu Kwezo Nu ! Join Us If You Proud To Be An Igbo Guy/lady by Ikomi(m): 9:26pm On Jun 17, 2007
nnenneigbo:

monshe baby, please warn ooo ikomi, o na achuharim na ike na ike. replying to everything i've had to say today, please tell himm oo

Monnnsshhhheeeee leeeyiiiii, bia lekwa onye batara ebe oohhhh. Monsheeeeee leeeyiiiiiii, gbapara oso bia leee onye batara eebbbbaaaa tata. Ahun be gi mu onye ka for a long time, Monsheee beee kiiirie, ihe di egwu na emekpa here.
Re: Igbo Kwenu ! Kwenu Kwezo Nu ! Join Us If You Proud To Be An Igbo Guy/lady by Ikomi(m): 9:28pm On Jun 17, 2007
Moshheeee honestly ihu picture Nnenne tiyere now, odi too much, shes growing strong. lol cheesy cheesy cheesy cheesy cheesy cheesy

Just to be like me. cheesy cheesy cheesy cheesy cheesy cheesy cheesy
Re: Igbo Kwenu ! Kwenu Kwezo Nu ! Join Us If You Proud To Be An Igbo Guy/lady by monshege: 9:28pm On Jun 17, 2007
Ikomi:

Monnnsshhhheeeee leeeyiiiii, bia lekwa onye batara ebe oohhhh. Monsheeeeee leeeyiiiiiii, gbapara oso bia leee onye batara eebbbbaaaa tata. Ahun be gi mu onye ka for a lont time, Monsheee be kiiirie ihe di egwu na emekpa here.
nna o bughi ma i kwuru. anya m jiri guo post a taaa. that a whole nne nne,o bughi half yaoo. a whole nne nne finally came back, o burugodi ibia mee report.

nne nne m, enwere ihe ede jiri bee nwim. o buru na ikocrazy na achughari from post to post,o ga enweriri reason,ikomi no be so?
nne nne, mu na gi nwere okwu. amaghi m na i biara visit ka i lotala for real? undecided
Re: Igbo Kwenu ! Kwenu Kwezo Nu ! Join Us If You Proud To Be An Igbo Guy/lady by nnenneigbo(f): 9:30pm On Jun 17, 2007
monshege:

Chukwu ome mma, chineke ome mma, ikele chukwu na ihe omere,kele ya omekwara gi ozo

nne nne nke m, nne oooo, nne daddy ya. the only nne enwere na umuahia. ogologo gbajie, asa nwa, asampete nwanyi, tomota jos, nwa were shape coca cola-----nne nne m, o bu gi di ihe a ka o bu onye ozo? chei! anya m jiri guo post gi ozo.
I MISSED U SOOOOOOOOOOOOOOOOOOO MUCH. give us ur i'd
Re: Igbo Kwenu ! Kwenu Kwezo Nu ! Join Us If You Proud To Be An Igbo Guy/lady by Ikomi(m): 9:31pm On Jun 17, 2007
monshege:

nne nne m, enwere ihe ede jiri bee nwim. o buru na ikocrazy na achughari from post to post,o ga enweriri reason,ikomi no be so?

Yeah coyly said  cheesy  cheesy  cheesy  cheesy  cheesy. lol

(1) (2) (3) ... (246) (247) (248) (249) (250) (251) (252) ... (579) (Reply)

Nairaland Official Igbo, Hausa and Yoruba Dictionary / Lists Of Yoruba Names And Their English Meaning. / ..

(Go Up)

Sections: politics (1) business autos (1) jobs (1) career education (1) romance computers phones travel sports fashion health
religion celebs tv-movies music-radio literature webmasters programming techmarket

Links: (1) (2) (3) (4) (5) (6) (7) (8) (9) (10)

Nairaland - Copyright © 2005 - 2024 Oluwaseun Osewa. All rights reserved. See How To Advertise. 41
Disclaimer: Every Nairaland member is solely responsible for anything that he/she posts or uploads on Nairaland.