Welcome, Guest: Register On Nairaland / LOGIN! / Trending / Recent / New
Stats: 3,198,951 members, 7,969,920 topics. Date: Tuesday, 08 October 2024 at 04:38 PM

Igbo Kwenu ! Kwenu Kwezo Nu ! Join Us If You Proud To Be An Igbo Guy/lady - Culture (341) - Nairaland

Nairaland Forum / Nairaland / General / Culture / Igbo Kwenu ! Kwenu Kwezo Nu ! Join Us If You Proud To Be An Igbo Guy/lady (487371 Views)

Why Are You Proud To Be Nigerian? / Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady / Igbo Kwenu! kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/Lady (2) (3) (4)

(1) (2) (3) ... (338) (339) (340) (341) (342) (343) (344) ... (579) (Reply) (Go Down)

Re: Igbo Kwenu ! Kwenu Kwezo Nu ! Join Us If You Proud To Be An Igbo Guy/lady by toshmann(m): 11:17am On Jul 24, 2007
@romeo
umu agbara takwaa nti gi there. imakwa na iwe n'ewe umu boys ebe a angry


k'am gwa gi. anyi a plan-u-chala coup anyi. very soon i ga anu martial music. dikwa ready iga ulo nga
Re: Igbo Kwenu ! Kwenu Kwezo Nu ! Join Us If You Proud To Be An Igbo Guy/lady by romeo(m): 11:33am On Jul 24, 2007
tasiana:

hmmmm,ha aputacha! Ndi ndoro ndoro ochichi obodo. undecided

igbo mma mma nu smiley

when was the last time i heard that!!! tasi kedu kwa nu?

toshmann:

@romeo
umu agbara takwaa nti gi there. imakwa na iwe n'ewe umu boys ebe a angry


k'am gwa gi. anyi a plan-u-chala coup anyi. very soon i ga anu martial music. dikwa ready iga ulo nga

intimidation enweghi ohere na demokrasi anyi grin grin
Re: Igbo Kwenu ! Kwenu Kwezo Nu ! Join Us If You Proud To Be An Igbo Guy/lady by tasiana(m): 12:01pm On Jul 24, 2007
@ romeo
o di mma.when was the last time u heard wat,Ndoro doro ochichi or wat?
Re: Igbo Kwenu ! Kwenu Kwezo Nu ! Join Us If You Proud To Be An Igbo Guy/lady by toshmann(m): 12:57pm On Jul 24, 2007
romeo:

intimidation enweghi ohere na demokrasi anyi grin grin

bidokwa ugbua gaa chowa lawyer ga ekpechiteregi na ulo ikpe maka oge anyi ga atu gi nga cool

nsogbu adighi, i bu onye nke m, a ga m a si ha tinye gi na cell umunwanyi. choo nno ezigbote akwuna kara aka, udi ndi ahu i na a-like-very much, nke kajara akaja, ji na ada gi obi cool n'ime ulo nga o grin
Re: Igbo Kwenu ! Kwenu Kwezo Nu ! Join Us If You Proud To Be An Igbo Guy/lady by romeo(m): 3:31pm On Jul 24, 2007
tasiana:

@ romeo
o di mma.when was the last time u heard what,Ndoro doro ochichi or what?

tasi, ndoro ndoro ochichi reminds me those good days of radio nigeria enugu

toshmann:

bidokwa ugbua gaa chowa lawyer ga ekpechiteregi na ulo ikpe maka oge anyi ga atu gi nga cool

nsogbu adighi, i bu onye nke m, a ga m a si ha tinye gi na cell umunwanyi. choo nno ezigbote akwuna kara aka, udi ndi ahu i na a-like-very much, nke kajara akaja, ji na ada gi obi cool n'ime ulo nga o grin

akwuna? hmmm biko achoghi m akwunakwuna!!! and besides onye mee coup o jee nga and instead of akwuna anyi ga enye ya gays
Re: Igbo Kwenu ! Kwenu Kwezo Nu ! Join Us If You Proud To Be An Igbo Guy/lady by Nobody: 4:49pm On Jul 24, 2007
toshmann:

bidokwa ugbua gaa chowa lawyer ga ekpechiteregi na ulo ikpe maka oge anyi ga atu gi nga cool

nsogbu adighi, i bu onye nke m, a ga m a si ha tinye gi na cell umunwanyi. choo nno ezigbote akwuna kara aka, udi ndi ahu i na a-like-very much, nke kajara akaja, ji na ada gi obi cool n'ime ulo nga o grin

ROFL.
Romeo,I hope n'ike dikwa gi.
a g'enye gi ndi akwunakwuna kara aka.
umu nwanyi ndi a n'eji viagra akpucha onu grin
Re: Igbo Kwenu ! Kwenu Kwezo Nu ! Join Us If You Proud To Be An Igbo Guy/lady by Nobody: 4:51pm On Jul 24, 2007
Vitastraka:

Overthrow that government Abeg!

Govment na enwegi Vita abugi govment

Ok vitraska.
a n'am a suggesti ka emegi onye isi ndi thugs anyi.
Onye misbehave o,unu  a gbaa ya ozu n'ala ozugbo
Re: Igbo Kwenu ! Kwenu Kwezo Nu ! Join Us If You Proud To Be An Igbo Guy/lady by fromuk(m): 6:45pm On Jul 24, 2007
Biko nu ndigbo obu presido na ekene o nu nile, ndi carbinet m si kwa mu kene o nu. na oge na adighi anya a ga m enwe kabinet reshuffle. Aha Toshman abanye go na ministry of Agriculture(ORU UGBO) and office ya ga abase na Kafanchan and Umunaede. Vita and Donzman i shake head next reshuffle ka m tule ebe nga etinye unu na abu. Onye kwo maka coup ozo na ebe ofesia charge of felony. Ikomisim take note as CSO.
Ndigbo Gdeven onu nile.
Re: Igbo Kwenu ! Kwenu Kwezo Nu ! Join Us If You Proud To Be An Igbo Guy/lady by romeo(m): 9:19pm On Jul 24, 2007
fromuk:

Biko nu ndigbo obu presido na ekene o nu nile, ndi carbinet m si kwa mu kene o nu. na oge na adighi anya a ga m enwe kabinet reshuffle. Aha Toshman abanye go na ministry of Agriculture(ORU UGBO) and office ya ga abase na Kafanchan and Umunaede. Vita and Donzman i shake head next reshuffle ka m tule ebe nga etinye unu na abu. Onye kwo maka coup ozo na ebe ofesia charge of felony. Ikomisim take note as CSO.
Ndigbo Gdeven onu nile.

LMAO grin grin grin grin grin
Re: Igbo Kwenu ! Kwenu Kwezo Nu ! Join Us If You Proud To Be An Igbo Guy/lady by monshege: 10:05pm On Jul 24, 2007
fromuk:

Biko nu ndigbo obu presido na ekene o nu nile, ndi carbinet m si kwa mu kene o nu. na oge na adighi anya a ga m enwe kabinet reshuffle. Aha Toshman abanye go na ministry of Agriculture(ORU UGBO) and office ya ga abase na Kafanchan and Umunaede. Vita and Donzman i shake head next reshuffle ka m tule ebe nga etinye unu na abu. Onye kwo maka coup ozo na ebe ofesia charge of felony. Ikomisim take note as CSO.
Ndigbo Gdeven onu nile.
hahahahahaaha nna a bia gbara otu "kukuma" nuo na ihe i kwuru di mma

toshmann:

bidokwa ugbua gaa chowa lawyer ga ekpechiteregi na ulo ikpe maka oge anyi ga atu gi nga cool

nsogbu adighi, i bu onye nke m, a ga m a si ha tinye gi na cell umunwanyi. choo nno ezigbote akwuna kara aka, udi ndi ahu i na a-like-very much, nke kajara akaja, ji na ada gi obi cool n'ime ulo nga o grin
hahahaah romero i noticiri na ihe a i na eme , emego gi i di notorious cheesy
Re: Igbo Kwenu ! Kwenu Kwezo Nu ! Join Us If You Proud To Be An Igbo Guy/lady by monshege: 10:09pm On Jul 24, 2007
kedu ndi a na emechi m nti maka okwa enyere na nke ana enyeghi?
Tosh nwa ama ma, donzman, ess i sokwa? dey vita ma gi? enyi nwanyi romeo--uche. o bu na unu amaghi na young shall grow? agaracha must come back, unu gara igbu ozu. until anyi afu ozu ahu unu gbutere, onweghi ka from be eliza kenye unu okwa na obodo a. ihe o bula o putara, na ime ihe abuo otu meee. ihe o bula o bu, mu wa bu monshege ana ekwu okwu ya, nwa amuru na ulo, nwa ama ama, o si na nwata kpawa ego, mu wa bu monshege zuru okwu ya. kedu onye o bu, ya puta now ka m gwo ya iba na abali a(Ikomi wetara m "ogbuadana" m a)


ohaneze ndi igbo ekelekwa m unu ooooo
ma obi ma ada
ma okenye ma nwata
ma onye ukwu ma onye nta
ma papa ma mama
ma bomboy ma sisi
ndewo nu grin cheesy
Re: Igbo Kwenu ! Kwenu Kwezo Nu ! Join Us If You Proud To Be An Igbo Guy/lady by Nobody: 11:15pm On Jul 24, 2007
Uwa emebiela, ife ojoo, Donzman ga eche next cabinet reshuffle?. . .Fromuk, i ma ndi anyi bu? O anyi n'enye Pres. Bush ndumodu, from the U.S. of A. Anyi bu ndi ike, tinye anyi na cabinet ka ihe di nma!
Re: Igbo Kwenu ! Kwenu Kwezo Nu ! Join Us If You Proud To Be An Igbo Guy/lady by Nobody: 11:20pm On Jul 24, 2007
Donzman:

Uwa emebiela, ife ojoo, Donzman ga eche next cabinet reshuffle?. . .Fromuk, i ma ndi anyi bu? O anyi n'enye Pres. Bush ndumodu, from the US. of A. Anyi bu ndi ike, tinye anyi na cabinet ka ihe di nma!

yes
Fromuk tinye ha na cabinet tupu achoo gi achoo
Re: Igbo Kwenu ! Kwenu Kwezo Nu ! Join Us If You Proud To Be An Igbo Guy/lady by Esss(m): 11:33pm On Jul 24, 2007
Ndi Igbo Ekene m uno O!

Ke ka unu me??
Re: Igbo Kwenu ! Kwenu Kwezo Nu ! Join Us If You Proud To Be An Igbo Guy/lady by Nobody: 11:35pm On Jul 24, 2007
o dinma
Ess,ichetakwa mbosi  i merem many things na another thread?
If not n'ibu nwannem a garam ekpere gi ekpere ndi mountain of fire grin
Re: Igbo Kwenu ! Kwenu Kwezo Nu ! Join Us If You Proud To Be An Igbo Guy/lady by Esss(m): 11:42pm On Jul 24, 2007
Nne oma biko gba ara m. nwanne m ki bu. Icho ka m nnwo?? biko o! ekpere ndi mountain of fire di kwa dangerous
Re: Igbo Kwenu ! Kwenu Kwezo Nu ! Join Us If You Proud To Be An Igbo Guy/lady by ghettochyk(f): 3:28am On Jul 25, 2007
post by ROMEO
ifere megbuo gi ebe ahu i noo igbotic bush girl   

ifere gini? o wu i maghi na igbo bush girls wu ebe anozikwa ugbua? bushmo.  tongue

ok. a gbaarala m gi. go in peace and sin no more cool
Re: Igbo Kwenu ! Kwenu Kwezo Nu ! Join Us If You Proud To Be An Igbo Guy/lady by Vitastraka(m): 8:50am On Jul 25, 2007
babyosisi yes

Fromuk amagi na ana enwe obodo enwe

O chetakwara ihe mere na Anambra?
Re: Igbo Kwenu ! Kwenu Kwezo Nu ! Join Us If You Proud To Be An Igbo Guy/lady by Ikomi(m): 11:32am On Jul 25, 2007
babyosisi:

ROFL.
Romeo,I hope n'ike dikwa gi.
a g'enye gi ndi akwunakwuna kara aka.
umu nwanyi ndi a n'eji viagra akpucha onu grin


On a serious note Babyosisi do u have any of those. Heyheyheyhey.

U know baby eme nam refill, since the last time we spoke, so am ready to dispense.

cheesy cheesy cheesy cheesy cheesy cheesy cheesy cheesy cheesy cheesy cheesy cheesy cheesy cheesy cheesy cheesy cheesy
Re: Igbo Kwenu ! Kwenu Kwezo Nu ! Join Us If You Proud To Be An Igbo Guy/lady by romeo(m): 1:27pm On Jul 25, 2007
ghettochyk:


ifere gini? o wu i maghi na igbo bush girls wu ebe anozikwa ugbua? bushmo. tongue

ok. a gbaarala m gi. go in peace and sin no more cool

come on si ebe a gbafue, onye ime obodo grin grin grin


biko anyi achoghi kwa ndi akpu obi here!! and those corrupt ndigbo choro coup, besides anyi enweghi president

since nya na first lady sere okwu anyi na acho another president, so onye obula tinye afa na REC (Romeo electoral commision) for a fresh itu akwukwo
Re: Igbo Kwenu ! Kwenu Kwezo Nu ! Join Us If You Proud To Be An Igbo Guy/lady by darfur(m): 5:29pm On Jul 25, 2007
unu nyekwa darfur post o. oburu godi foreign attachee to the military expeditionary force in darfur cool
Re: Igbo Kwenu ! Kwenu Kwezo Nu ! Join Us If You Proud To Be An Igbo Guy/lady by ghettochyk(f): 5:50pm On Jul 25, 2007
Romeo, mara na from hence forth, a ga m n'agbachi gi nti, onye aruru ali. hisssssss


ok, gini wu all this talk of post? anyi kega obodo ofuru?

unu o choputala onye ga n'ejido ego? anokwa m ngaa and  i volunteer myself for that position smiley
Re: Igbo Kwenu ! Kwenu Kwezo Nu ! Join Us If You Proud To Be An Igbo Guy/lady by Ikomi(m): 5:50pm On Jul 25, 2007
ghettochyk:


ifere gini? o wu i maghi na igbo bush girls wu ebe anozikwa ugbua? bushmo.  tongue

ok. a gbaarala m gi. go in peace and sin no more cool

Not everyone can say that. Aight aight aight now u can.  wink
Re: Igbo Kwenu ! Kwenu Kwezo Nu ! Join Us If You Proud To Be An Igbo Guy/lady by Ikomi(m): 5:55pm On Jul 25, 2007
ghettochyk:

ok, gini wu all this talk of post? anyi kega obodo ofuru?

unu o choputala onye ga n'ejido ego? anokwa m ngaa and i volunteer myslef for that position smiley

Hmmmm so u want a post in Govt.

Yeah go get it, ad be a stay at home dad watching the index we would invest it on.

Its called division of labour.

Ohh I forgot and ad be ready to do my duties whenever u get back, I wont complain of head ache.

Yeah thats the good part of it.
Re: Igbo Kwenu ! Kwenu Kwezo Nu ! Join Us If You Proud To Be An Igbo Guy/lady by darfur(m): 6:02pm On Jul 25, 2007
ikomi
iwu onye ara
Re: Igbo Kwenu ! Kwenu Kwezo Nu ! Join Us If You Proud To Be An Igbo Guy/lady by Ikomi(m): 6:11pm On Jul 25, 2007
darfur:

ikomi
iwu onye ara

Now wat brings dat to be, who are u? Have we met before? Wats ur real name? Do u sleep on a mat or bare floor?

Hey dude I haven't got time for ur abusive banalities, am gonna hand u over to some smart girls who can throw u out with a word.

Just wait they'd soon be in here.

Where are all my good girls at? Babyosisi, GC and Nnenne, yeah those girls are what u call smart, they've got it all in there middle name.

Did I leave anyone out. I missed u all. I wont forget Tasiana, who else?

Those boys are all boring, I wish there is a war and there all sent off. Starting with Darfur.

Hey dude how did u make it out of those camps?
Re: Igbo Kwenu ! Kwenu Kwezo Nu ! Join Us If You Proud To Be An Igbo Guy/lady by romeo(m): 6:16pm On Jul 25, 2007
Ikomi:

Now what brings that to be, who are u? Have we met before? Wats your real name? Do u sleep on a mat or bare floor?

Hey dude I haven't got time for your abusive banalities, am going to hand u over to some smart girls who can throw u out with a word.

Just wait they'd soon be in here.

Where are all my good girls at? Babyosisi, GC and Nnenne, yeah those girls are what u call smart, they've got it all in there middle name.

Did I leave anyone out. I missed u all. I wont forget Tasiana, who else?

Those boys are all boring, I wish there is a war and there all sent off. Starting with Darfur.

Hey dude how did u make it out of those camps?



tufiakwa!! grin grin grin grin


ghettochyk:

Romeo, mara na from hence forth, a ga m n'agbachi gi nti, onye aruru ali. hisssssss

eyaaaaaaa cry cry cry cry cry
Re: Igbo Kwenu ! Kwenu Kwezo Nu ! Join Us If You Proud To Be An Igbo Guy/lady by Nobody: 6:17pm On Jul 25, 2007
Ikomi ala chu kwa gi oso. grin
Kedu Ihe i'nabara onye batara na thread  su o Igbo?
O maka gi na ndi ofe mmanu n'asu Yoruba Yoruba na thread ha gi enwee the guts ikwu odi ihe a
n gwa mee apologise ozugbo grin grin
Re: Igbo Kwenu ! Kwenu Kwezo Nu ! Join Us If You Proud To Be An Igbo Guy/lady by darfur(m): 6:24pm On Jul 25, 2007
[
Ikomi:


Hey dude I haven't got time for your abusive banalities, am going to hand u over to some smart girls who can throw u out with a word.

Just wait they'd soon be in here.

Where are all my good girls at? Babyosisi, GC and Nnenne, yeah those girls are what u call smart, they've got it all in there middle name.


biko hand me over to umuoma fast fast. amaghi m ma obu gi na enyem headache now. ka m mara ma umuoma ha ga achu m ishi na awa m kita

babyosisi:

Ikomi ala chu kwa gi oso. grin
Kedu Ihe i'nabara onye batara na thread su o Igbo?
O maka gi na ndi ofe mmanu n'asu Yoruba Yoruba na thread ha gi enwee the guts ikwu odi ihe a
n gwa mee apologise ozugbo grin grin
oya mee apologise ASAP cheesy
Re: Igbo Kwenu ! Kwenu Kwezo Nu ! Join Us If You Proud To Be An Igbo Guy/lady by Ikomi(m): 6:41pm On Jul 25, 2007
babyosisi:

Ikomi ala chu kwa gi oso. grin
Kedu Ihe i'nabara onye batara na thread su o Igbo?
O maka gi na ndi ofe mmanu n'asu Yoruba Yoruba na thread ha gi enwee the guts ikwu odi ihe a
n gwa mee apologise ozugbo grin grin

Look BabyO u must know that I dont take no nosence from no one not even u. lol

And i'kwa soumu iwe now, I show u where to go.

cheesy cheesy cheesy cheesy cheesy cheesy cheesy cheesy

BabyO back to our discussion, ke kwan iga supply the thing. angry
Re: Igbo Kwenu ! Kwenu Kwezo Nu ! Join Us If You Proud To Be An Igbo Guy/lady by Nobody: 6:44pm On Jul 25, 2007
ikomi akwukwo nso si
"thou shalt not covet thy neighbors wife"
kedu kwanu ihe iji n'agwam okwu di otu a
kedu ihe iji hapu ka ekwensu we re gi kwara ngwo olu?
chegharia na Jehovah n'abia mgbe n'atughi anya ya grin
Re: Igbo Kwenu ! Kwenu Kwezo Nu ! Join Us If You Proud To Be An Igbo Guy/lady by Ikomi(m): 6:46pm On Jul 25, 2007
BabyO check out this stuff, the girls costumes. Love them to the max.


https://www.youtube.com/watch?v=P5fRBNoDR2Y&mode=related&search=

babyosisi:

ikomi akwukwo nso si
"thou shalt not covet thy neighbors wife"
kedu kwanu ihe iji n'agwam okwu di otu a
kedu ihe iji hapu ka ekwensu we re gi kwara ngwo olu?
chegharia na Jehovah n'abia mgbe n'atughi anya ya grin

undecided undecided undecided undecided undecided undecided undecided undecided undecided

Hmmmmmmmmm, i'kwala mu ujo now cos amakwam ihe ina eche? undecided

(1) (2) (3) ... (338) (339) (340) (341) (342) (343) (344) ... (579) (Reply)

Nairaland Official Igbo, Hausa and Yoruba Dictionary / Lists Of Yoruba Names And Their English Meaning. / ..

(Go Up)

Sections: politics (1) business autos (1) jobs (1) career education (1) romance computers phones travel sports fashion health
religion celebs tv-movies music-radio literature webmasters programming techmarket

Links: (1) (2) (3) (4) (5) (6) (7) (8) (9) (10)

Nairaland - Copyright © 2005 - 2024 Oluwaseun Osewa. All rights reserved. See How To Advertise. 47
Disclaimer: Every Nairaland member is solely responsible for anything that he/she posts or uploads on Nairaland.