Welcome, Guest: Register On Nairaland / LOGIN! / Trending / Recent / New
Stats: 3,199,257 members, 7,970,911 topics. Date: Wednesday, 09 October 2024 at 05:40 PM

Igbo Kwenu ! Kwenu Kwezo Nu ! Join Us If You Proud To Be An Igbo Guy/lady - Culture (412) - Nairaland

Nairaland Forum / Nairaland / General / Culture / Igbo Kwenu ! Kwenu Kwezo Nu ! Join Us If You Proud To Be An Igbo Guy/lady (487451 Views)

Why Are You Proud To Be Nigerian? / Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady / Igbo Kwenu! kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/Lady (2) (3) (4)

(1) (2) (3) ... (409) (410) (411) (412) (413) (414) (415) ... (579) (Reply) (Go Down)

Re: Igbo Kwenu ! Kwenu Kwezo Nu ! Join Us If You Proud To Be An Igbo Guy/lady by presido1: 8:54pm On Nov 19, 2007
Hahahahaha fake akusu go. Chei!!
Ify bia le ebe fake na aluru gi ogu computer.
Re: Igbo Kwenu ! Kwenu Kwezo Nu ! Join Us If You Proud To Be An Igbo Guy/lady by faketan(m): 9:03pm On Nov 19, 2007
Presido before nko? Onye huru ugo ya jaa ya mma nihi na-anaghi ahu ugo baa.

Ify bu olaedo nwa. A ga m aluru ya computer ma nke ihe obula. Ify mooooooooooooooooo

Bia detu m aka.
Re: Igbo Kwenu ! Kwenu Kwezo Nu ! Join Us If You Proud To Be An Igbo Guy/lady by doncaster(m): 11:53pm On Nov 19, 2007
Ifyalways is on board now, before its nnenneigbo.
Carry on guys am loving it and will be coming whenever i sign in to Nairaland.
But where is Nnenneigbo?
Re: Igbo Kwenu ! Kwenu Kwezo Nu ! Join Us If You Proud To Be An Igbo Guy/lady by fesse(f): 12:54pm On Nov 20, 2007
umunne m ndi ji eme onu. how una dey. e bi like say you guys dont forget me. i still dey just that am too busy these days but not withsanding i will be coming in soonest in a full coated way.
@ify,ken,tosh,persido.romeo,nnenneigbo,fake,otele,chanty,etc how go dey go. wishing each and every one of us a colourful and blissful xmas.
HAPPY XMAS IN ADVANCE.
Re: Igbo Kwenu ! Kwenu Kwezo Nu ! Join Us If You Proud To Be An Igbo Guy/lady by shy1amy(f): 2:58pm On Nov 20, 2007
Ndi igbo ibem, owu anyi anyi ooooooooooooooo,

Ndu nmiri, Ndu azu oooooooooooooooooo

Ihem m nario bu ogologo ndu naru isi ike n'isi umu igbo nile,

iseeeeeeeeeeeeeeeeeee!!!!!!!!!!!!!!!!!!!!!

Abum nwafo igbo from Abia State.
Re: Igbo Kwenu ! Kwenu Kwezo Nu ! Join Us If You Proud To Be An Igbo Guy/lady by romeo(m): 3:25pm On Nov 20, 2007
Fesse udo dirikwa gi nwa oma, and a nam ewishi gi the same

shy1amy ekene kwa m gi
Re: Igbo Kwenu ! Kwenu Kwezo Nu ! Join Us If You Proud To Be An Igbo Guy/lady by ifyalways(f): 3:39pm On Nov 20, 2007
igbo bu igbo ekelekwa m everybody minus otu onye  lipsrsealed

fesse baby i did not chefuola gi buko,imanu ihe di na ije di?so many things to do winkhow far?

chanty,otele,akara,GC,ken,doncaster,jenny ya gazie oooooo.nke anyi diri anyi !

toshmann how far now?ole ihe i chuga now?condom,ego ka o bu exams  wink ?

darfur ole etu i mere?a kam na eche kwa gi na sudan free visa gi ohu cool

biko o ikomi ka o bu romanus ka m ga aju maka nwando a.k.a baby osisi?am confused here buko,who is who? mana obi ga adi m nma ma o buru ikomi sha ! wink

romanus ole otu i mere?i rove you toooo mush  tongue

pres for lying and riding me all along about nky,may your thing remain standing with no oghere to help you ! embarassed

fake nke naaani m kiss kiss kiss kisshapuga pres,o nweghi ihe o puru ime i nula.am so so safe in ya arms !

shy1ami ndeewo.buko ole ebe i si na abia state?mana i ga edosa ya shyness na ezi mgbe o bula i batara nga ,i nu?ya gazie.

         i rove ndi igbo niiiile.o ga adiririrrrrrrri anyi na nma !
Re: Igbo Kwenu ! Kwenu Kwezo Nu ! Join Us If You Proud To Be An Igbo Guy/lady by toshmann(m): 4:31pm On Nov 20, 2007
gbasaaaaaaaaaaaaaaaaaaaaaaaaaaaaaaaaa toshmanan abiala again hoya hoho hoya o biala again hoya ho ho hoya

fake nwa amadi olee gi cheesy fake, imakwa na anyi gara the exam taa, ha si na o bu mock exam, na obughi the main thing, the main exam bu january. hahaha january, m na atagbu onwe m n'ahuhu maka exam bu na january. chai, anyway, anyi lere the stupid mock. . . . otakwara akpu mana anyhow, anyhow, o mock ka o bu, nothing mega

ify mooooo ify fake napuru m n'ike, fake onye aruru ala, kporo ify'm lakpuo, n'aku ya the thing everynight, chei, ify m buru onye a na apia the thing daily and nightly, and ihe fake toro nno ogologo angry o ga emepe cha nno ebe ahu oburu oghere buru ibu angry angry angry ify m nwere striaght legs b4 nweganu bow leg ugbua angry angry angry maka fake.

anyway, no wahala, oyi atugbuolanu moooooooooooooooooooooooooooooooooooooooooooooooooooooooooooooooo

fesse mooooooooooooooooooooooo oleee gi ooooooooooooooooooooooooooooooooooooooooo

anu ana agba egbe o na acho condom I, unu ekwekwala ka agbata m egbe a ooooooooooooooooooooooo
Re: Igbo Kwenu ! Kwenu Kwezo Nu ! Join Us If You Proud To Be An Igbo Guy/lady by ifyalways(f): 4:57pm On Nov 20, 2007
toshmann i mana mu na gi di na nma mana sometimes i kwuwe certain things iwe a bia m.ole ihe i mere mean by that sef?and so what,o buru sef na fake a kugidele m till ukwu m a hozie k-leg sef ole nke gbasara gi?

iwe wee gi,i ga gba adrenalin ka i nwee ihe ogologo. tongue

am safe in the hands of fake. kiss kiss

deeje!i misshed you and rove you too
Re: Igbo Kwenu ! Kwenu Kwezo Nu ! Join Us If You Proud To Be An Igbo Guy/lady by faketan(m): 5:05pm On Nov 20, 2007
Tosh nke m. welcome back. O buru mgbe m mere nke m, mock na-abkwa uru.

Hahaha Tosh abiala ozo hoya ho hoya.

Anu a na-agba egbe O na-acho condom

Anu a na-agba egbe O na-ado g-string

Okokporo gada nga. Toshileeeeeeeeeeeeeeeeeeeeeeeeeeeeeeee

Oji otu eri,
Abali agba aka

Nani Tosh nwe aha otutu ndia.
Agboghobia huru tosh gbawakwa oso. O jikwa weapon of mass destruction. Ebe O gafere a na-ajekwa maternity condom or no condom.

Igbo bu Igbo ekene mu unu.

I wish you all ogologo amu na otu gbara aji
Re: Igbo Kwenu ! Kwenu Kwezo Nu ! Join Us If You Proud To Be An Igbo Guy/lady by toshmann(m): 5:10pm On Nov 20, 2007
hahahahahahahhaaa fake fake, obughi taa ka anyi bidoro grin grin grin grin grin grin cunny man die cunny man bury am, mana mu na gi onweghi nke choro inwu grin grin grin grin grin fake nwuo ka m lie gi, kporo ify laa cheesy

ify moooo kiss hewu, ada bekee, chei, fake emeela aru. ada mmadu kedu ka idi ? a rove kwara m gi site na ragos lue na rondon a rovuru m gi well well
Re: Igbo Kwenu ! Kwenu Kwezo Nu ! Join Us If You Proud To Be An Igbo Guy/lady by ifyalways(f): 5:14pm On Nov 20, 2007
toshmann:

hahahahahahahhaaa fake fake, obughi taa ka anyi bidoro grin grin grin grin grin grin cunny man die cunny man bury am, mana mu na gi onweghi nke choro inwu grin grin grin grin grin fake nwuo ka m lie gi, kporo ify laa cheesy

ify moooo kiss hewu, ada bekee, chei, fake emeela aru. ada mmadu kedu ka idi ? a rove kwara m gi site na ragos lue na rondon a rovuru m gi well well
o buru ogwu oke ma obu nke ngwere i bind am !fake ka adi nwe na eme m di thing ! grin

tosh nwanna so you rove me?too bad maka na fake loves me.anyway i nwere ogo na Alor rondon? wink
Re: Igbo Kwenu ! Kwenu Kwezo Nu ! Join Us If You Proud To Be An Igbo Guy/lady by faketan(m): 5:15pm On Nov 20, 2007
Tosh Tosh, ama m way gi far back. In fact na-ani ihe na-esere m na gi bu okwu nwanyi. Ma na ebe m no nwere ntasi obi bu na emecha m turu ugo laa. O buru maka ify, biko we[u anya ebe ono Inu. Love akporo anyi laa. Inu uda ya mgbe anyi na-eme ya eeeh. chei, rokwu

Nwere ndid inu tosh. Ezigbo nwa. Fesse na-acho gi since ijukwala ase ya?
Re: Igbo Kwenu ! Kwenu Kwezo Nu ! Join Us If You Proud To Be An Igbo Guy/lady by faketan(m): 5:17pm On Nov 20, 2007
Haha, rov gi ahu bu nro IBA. Kulieeeeeeeeeeeeeeeeeee

Toshieeeeeeeeeeeeeeeeeeeeeeeeeeeeeeeeeeeeeeeeeeeeeeeeee
Re: Igbo Kwenu ! Kwenu Kwezo Nu ! Join Us If You Proud To Be An Igbo Guy/lady by toshmann(m): 5:36pm On Nov 20, 2007
chei, fake egbuola m ooooo ka m ga choro akwuna kara aka na city centre ugbua, cheiiiii oyi oyi oyi oyi oooooooooooooooooooooooooooooooo ka m ga kporo akwuna ugbu a. . . . . . . mu na ya mewa ya o ga na ada irukwuru. . irukwuru. . . . irukwuru
Re: Igbo Kwenu ! Kwenu Kwezo Nu ! Join Us If You Proud To Be An Igbo Guy/lady by ifyalways(f): 5:55pm On Nov 20, 2007
tosh tosh hmmmmmn onu sharrrrrrrrrrrrrrrrrrrap.omeruola gi like that?o dikwala gi nke ojoo be that ! grin tryia dienu the thing buko cool i oo rove you and wud not want ihe ojoo obula ime gi biko.condoms ugbua e sighizi ike,infact ha di as light and tearable as panti presido grin buko diiiiiiiiiiiiiiiiiie the thing i nu?o di too bad ,i were ncha gi now wink


igbo bu igbo someone important na akpo m now.anyi ga meee d thing in a special way.tosh ngwa ka borrowte stetesope pres bia nyowe mana chetakwa na onye na enyo,isi ya a na aputa. smiley

ka chi foo nu.mmiri agahi eri anyi nke awu ga e ji achagbu anyi.ngozi,udo na onu bu nke anyi.nke onye diri ya !
Re: Igbo Kwenu ! Kwenu Kwezo Nu ! Join Us If You Proud To Be An Igbo Guy/lady by toshmann(m): 6:09pm On Nov 20, 2007
die gini, kemgbe three weeks, ano m na aguwasi is, club agaghi m, party agaghi m, even nairalandi abiaghi m, maka mkpokoro exam, oyi di too much, ify m, fake akporo, gini ka m ga eme? apiri m api? ma m emeghi ihe a taa, akwukwu ga abia m. inshort, agaghi m eji condom sef. achoro m ka uto ya puta ihe,, condom na egbochi the sweetness grin grin grin grin grin

e neediri m akwuna kara aka, udi ndi ahu fake na akpo in those days . . . grin (fake ichetara agnes na benin?)

o ji m na njoooooooooooooooo, ihe ji m jisiri m ike ooooooooooooooooooooooooooooo

umuigbo anyi ga ahu later
Re: Igbo Kwenu ! Kwenu Kwezo Nu ! Join Us If You Proud To Be An Igbo Guy/lady by romeo(m): 7:06pm On Nov 20, 2007
ifysiempre, ifytanus!!! hahahhahahhhahahah so na gi na fake na eme ihe na agbaji ukwu? hahahhahahahaha ikwa iko atogbuo onwe ya


a rovuru m unu nile
Re: Igbo Kwenu ! Kwenu Kwezo Nu ! Join Us If You Proud To Be An Igbo Guy/lady by faketan(m): 8:39pm On Nov 20, 2007
hahahahahahah!!!!!!!!!!!!!! Tosh, o nwere ihe chefur I ju gi. Isi na I maghi na ule I na-akwado bu MOCK na nke ezigbo ya bu January.

Mgbe m chewara ihe otu ihe gbara m n obi bu NASU. Ihe bu udi ihe ndi NASU na-ekwu mgbe anyi no undergrad. NASU = NON-ACADEMIC STUDENTS IF YOU LIKE YOU PUT UNION, na u put am.

Ndi otu gi na-agba OPP na-ejonsighari na-abu ofeke na-amaghi mgbe ekere nku ukwa.

Tosh, gbado anya guo akwukwo nna gi ziri gi. Hapu ihe no na g-string. O na-egbu egbu.

I jewala I cho akwuna ozo. . . cheta obiri n'aja ocha. I ga-asi na m agwaghi gi?

Toshi nwa amama anu a na-agaba egbe O na. . .(fill in the blank space)

Ify moo. bataba osiso kam were mere di thing ka Tosh jee choro ashawo o ga-adu.

EWooooooooooooooooooooo
Re: Igbo Kwenu ! Kwenu Kwezo Nu ! Join Us If You Proud To Be An Igbo Guy/lady by faketan(m): 9:54pm On Nov 20, 2007
Chei Tosh abiala ozo hoya hoho hoya. Biko Tosh onyekwanu bu agnes? Esoghikwam gi achu ashawo. Orutubeghi m nke otu ahu.


Toshieeeeeeeeeeeeeeeeeeeee ihe a bu ogwu oke. I na acho uzo I ga-esi napu m Ify m. Mana ify ma onye m bu nke oma. O mara ihe m ga-emenwu. Ify moooo

Ekene m umuigbo
Re: Igbo Kwenu ! Kwenu Kwezo Nu ! Join Us If You Proud To Be An Igbo Guy/lady by toshmann(m): 2:21am On Nov 21, 2007
fake fake, fake i ga adi oooo. iji style na akpo m jonser eh? na amaghi m timetable exam grin ? fake ka m gwa gi eiokwu o, ike school agwula m. olee nno ihe mmadu na aguwasi isi na winter nile a angry ? mmadu ga ano na okorobia gbaa isi awo. noro na nwata kaa nka. umunwanyi agaghi ahukwa m na anya again. mba o. biko ka m laba with akwuna nke m kotere na abalia, legodi otu the akwuna si n'ele m anya na a-wonder ihe m na type-u ebe a grin fake anyi ga ahu echi, ka m lakpuo jare, de akwuna agbarala oto one time. .

. . hewu, ukwu belgium, lekwe ukwu grin grin grin grin grin grin chei, nwaa egbuokwala m n'abalia oooooo grin nna m, murum ni oooooooooooooooooo, mbano eeeeeeeeeeeeeeeeeeeeeeeeeee efuolan m ooooooooooooooooooooooooooooo grin grin grin grin grin grin grin grin

fake ihe ojoo obula mere m, gi ka m ga ejide. maka obu ify ka m gara esoro, gi napu m ya, legodi mu na umu akwuna na akpaghari ugbua, and ejighi m condom . . . . hmmmmn angry , g-string ya na esi usi angry tufia angry anyway cheesy kachi foooo
Re: Igbo Kwenu ! Kwenu Kwezo Nu ! Join Us If You Proud To Be An Igbo Guy/lady by fesse(f): 12:51pm On Nov 21, 2007
@tosh nke m, Nwanne anumyaoooooooooooooooooooooooooooooo
anu ana agba egbe o na cho condom, how far my dear.

hope you wrote well in your exams. i have been busy these days, you know the year is ending so everybody is rallying around to put things in order.
Ify my beloved sister how is everything.
i greet everybody here in this igbo forum.
ken,romeo,fake,perisdo,chanty my greetings.
Re: Igbo Kwenu ! Kwenu Kwezo Nu ! Join Us If You Proud To Be An Igbo Guy/lady by fesse(f): 12:52pm On Nov 21, 2007
@tosh nke m, Nwanne anumyaoooooooooooooooooooooooooooooo
anu ana agba egbe o na cho condom, how far my dear.

hope you wrote well in your exams. i have been busy these days, you know the year is ending so everybody is rallying around to put things in order.
Ify my beloved sister how is everything.
i greet everybody here in this igbo forum.
ken,romeo,fake,perisdo,chanty my greetings.
Re: Igbo Kwenu ! Kwenu Kwezo Nu ! Join Us If You Proud To Be An Igbo Guy/lady by ifyalways(f): 3:36pm On Nov 21, 2007
hmmmmmmmn o dila too mush so umu igbo biko gbataralu m oso enyemaka

****mgbe i na eje n'ulo nwanyi nwere di,nwere di**
ma mgbe di ya ga abia,i ga a esi na window mapu
majisie ukwu,majisie aka,majisie olu,majisie d thing******e ji m alto agu my own

biko nu this song is dedicated to presido grin grin grin grin grin

igbo bu igbo e kele m.nke anyi diri anyi oooooo mana o ji akwa asa ahu mara onwe ya wink
Re: Igbo Kwenu ! Kwenu Kwezo Nu ! Join Us If You Proud To Be An Igbo Guy/lady by romeo(m): 4:29pm On Nov 21, 2007
ok
Re: Igbo Kwenu ! Kwenu Kwezo Nu ! Join Us If You Proud To Be An Igbo Guy/lady by ifyalways(f): 4:46pm On Nov 21, 2007
romeo:

ok
means what?
putazia gini?
nwoke m o buru na i nweghi what to say simply sharrrrrrrrrrrrrrrrrrrrrrrrrrrrrrrrrap lol

romanus kedu ije?a kam chetara ihe i kwuru before about xmass and our meeting.o dim nwute na dim faketan a gaghi alota but am still answering ma PRESENT.ole scores?

igbo bu igbo hello !
Re: Igbo Kwenu ! Kwenu Kwezo Nu ! Join Us If You Proud To Be An Igbo Guy/lady by ifyalways(f): 6:11pm On Nov 21, 2007
nke a ebe di so quiet o nwere ihe mega somewhere buko ?

ok ooooo.make i find ma levels now.ma ga choro akara aka m na ime ulo faketan.anyi ga ahu ma ha kwe tongue

@all biko be good to yourself.
nke anyi diri anyi.
ngozi,udo,oganiru,nchebe na amara birikwa with us all. kiss

ifylayer,ekwusila,anulam akwa i na ebe already.a biawala m inu.nke m diri mooooooo kiss
Re: Igbo Kwenu ! Kwenu Kwezo Nu ! Join Us If You Proud To Be An Igbo Guy/lady by toshmann(m): 8:47pm On Nov 21, 2007
onye obula gara ile bolu englandi na ndi croatia na agba grin ahuru m fake ka ya na felicia so na aga stadium.

@fesse,
ada bekee, olee gi o, ada mara nma, ada eji eje mba kiss e missiri m gi ooo

@umuigbo hiiiiiiiiiiiiiiiiiiiiiiiii ka m lee bolu
Re: Igbo Kwenu ! Kwenu Kwezo Nu ! Join Us If You Proud To Be An Igbo Guy/lady by romeo(m): 8:58pm On Nov 21, 2007
ifyalways:

means what?
putazia gini?
nwoke m o buru na i nweghi what to say simply sharrrrrrrrrrrrrrrrrrrrrrrrrrrrrrrrrap lol

romanus kedu ije?a kam chetara ihe i kwuru before about xmass and our meeting.o dim nwute na dim faketan a gaghi alota but am still answering ma PRESENT.ole scores?

igbo bu igbo hello !


ifytanus okwa gi kwuru na the song bu for presido alone grin grin grin grin grin grin

fake or no fake anyi ncha ga afu na ekeresimesi
Re: Igbo Kwenu ! Kwenu Kwezo Nu ! Join Us If You Proud To Be An Igbo Guy/lady by ghettochyk(f): 9:21pm On Nov 21, 2007
hey folks. gini mega taa?
Re: Igbo Kwenu ! Kwenu Kwezo Nu ! Join Us If You Proud To Be An Igbo Guy/lady by ifyalways(f): 9:53pm On Nov 21, 2007
romeo:


ifytanus okwa gi kwuru na the song bu for presido alone grin grin grin grin grin grin

fake or no fake anyi ncha ga afu na ekeresimesi
grin grin grin yes now.o for presido mana onye nwa nwa supportie ya,o join a.infact m tinyezie ya soprano. tongue tongue tongue
o dikwa m nwute na fake aghaghi eso m alota cry cry cry ka nwoke condom a hapu i dowazi ma pant there oooo.anyway o buru na i ga ekwe m nkwa maximum security from mmadu abuo ha mara onwe ya ,then am still PRESENT. tongue

toshman toshman toshman,ugboro ole ka m kporo gi?dikwa very every careful.i ga ama otu i ga esi na eme faketan implicate oooo?ole nke bu trying to break up a happy home?i rove love my fake.o masi ya ,ya kporo felicia lakpuo.i love am like that. kiss

ghettoada ndeewo.

a gbachala boolu ohu na ekwo ?ole ndi meriri ibe ya?ole ndi a ga akwu ugwo for watching?lol.
Re: Igbo Kwenu ! Kwenu Kwezo Nu ! Join Us If You Proud To Be An Igbo Guy/lady by romeo(m): 9:58pm On Nov 21, 2007
HMMMMMMMMMMMMMMMMMM hahahhahahahahha, onye choro idowa panti gi? nwoke condom hahahahhahahaha take am easy on ifytanus

(1) (2) (3) ... (409) (410) (411) (412) (413) (414) (415) ... (579) (Reply)

Nairaland Official Igbo, Hausa and Yoruba Dictionary / Lists Of Yoruba Names And Their English Meaning. / ..

(Go Up)

Sections: politics (1) business autos (1) jobs (1) career education (1) romance computers phones travel sports fashion health
religion celebs tv-movies music-radio literature webmasters programming techmarket

Links: (1) (2) (3) (4) (5) (6) (7) (8) (9) (10)

Nairaland - Copyright © 2005 - 2024 Oluwaseun Osewa. All rights reserved. See How To Advertise. 51
Disclaimer: Every Nairaland member is solely responsible for anything that he/she posts or uploads on Nairaland.