Welcome, Guest: Register On Nairaland / LOGIN! / Trending / Recent / NewStats: 3,199,281 members, 7,970,998 topics. Date: Wednesday, 09 October 2024 at 07:31 PM |
Nairaland Forum / Nairaland / General / Culture / Igbo Kwenu ! Kwenu Kwezo Nu ! Join Us If You Proud To Be An Igbo Guy/lady (487456 Views)
Why Are You Proud To Be Nigerian? / Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady / Igbo Kwenu! kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/Lady (2) (3) (4)
(1) (2) (3) ... (425) (426) (427) (428) (429) (430) (431) ... (579) (Reply) (Go Down)
Re: Igbo Kwenu ! Kwenu Kwezo Nu ! Join Us If You Proud To Be An Igbo Guy/lady by toshmann(m): 10:24pm On Jan 04, 2008 |
fake onweghi snow dara na cardiff , i che na chineke na ehi ura? chineke amarala na onweghi nke m ji n'aka, ya mere o ji si snow cooluo godi down for toshmann, adinga akwukwu adogbuo m but o dika de thing is on da way nsogbu dikwa o, maka ejighi m anti snow protection. i ma ihe m meaniri |
Re: Igbo Kwenu ! Kwenu Kwezo Nu ! Join Us If You Proud To Be An Igbo Guy/lady by darfur(m): 1:36am On Jan 05, 2008 |
ify ano m ya na shakin. eji oso gbafuo from darfur maka ndi supporter of APC ji ike dabata n'ekeresimesi a gara aga. m gbadata kenya si ka m nwete onwe m, ya esukwa ebe ahu. eji m ujo dabata lagos, ndi aka n'akpa anaram ego m ji, ya mere m ji wubata london taa. mana trafick london enyeghi m welcome at all ije uwa. |
Re: Igbo Kwenu ! Kwenu Kwezo Nu ! Join Us If You Proud To Be An Igbo Guy/lady by faketan(m): 1:57am On Jan 05, 2008 |
Ewo Dafur nwanne m oo ! O ihe ihuga? ndo nnuu. Ije uwa adighi ofele chaa chaa. Ekene diri chukwu na I ka di ndu. Toshieee. Ok O di mma. Jisie ike jide ihe. Inugo. Okaria Ibanye city center karia ma i mere new year resolution. |
Re: Igbo Kwenu ! Kwenu Kwezo Nu ! Join Us If You Proud To Be An Igbo Guy/lady by ifyalways(f): 2:38pm On Jan 05, 2008 |
biko tosh ga were oche somewhere.ole ihe i mere mean?o bughi taa ka m huwara ndi eri ago,inu.i gara kporo nwanyi pres bia nga a koo june 12. buko i mara na i gahi alu d girl hapu ya now,pres nwere good and better plans for her.i na ebe akwa si na gini mere?look here ma friend,o nweghi ihe nsi kporo nku na eme otele.anya mmiri gi agaghi i mee m ka m hapu ikwu eziokwu. pres sef,na wao for you oooooh.dimkpa ibe gi kporo nwanyi gi for 3 days now all you can do is to complain and cry buko lekwa abu m ooo,aji adighi there.true true, amusighi gi ike. darfur,cheeeeeeei tooooooooonu jah na isi darfur.eeeeeeeeeeeeh nwoke ike,thank God you survived.o putara na anyi agaghizi aga sudan? roma,roma,romanusssssssssssssssssss ihe na ato ka shugar na egbu ka tonic soda. i choghi i hapu nwanyi india?i na eme jamina enugu abi?hmmmmmmmmn o dikwa egwu na ekpo oku.i still can't believe this faky d faky,ifylayer ohaneze ekele m onye o bula. ndu mmiri,ndu azu. |
Re: Igbo Kwenu ! Kwenu Kwezo Nu ! Join Us If You Proud To Be An Igbo Guy/lady by faketan(m): 4:28pm On Jan 05, 2008 |
Kedu ihe na-eme onye obula ji agab oso na threadi a. Biko obuna kwuo ihe mere ya ji na anaghi edenye ihe ebe a. Ndi Igbo ga-adi oo. 'Unu a ga-eji mgbagbu ghara ogu nwanne m, O gaghi ekwe omume, aturu puru mpi n'elu uwa, ekwo ga-aka ya aka, enu uwa bu ofu mbia eee, ife onye ma ga-amara ya . . . |
Re: Igbo Kwenu ! Kwenu Kwezo Nu ! Join Us If You Proud To Be An Igbo Guy/lady by presido1: 5:40pm On Jan 05, 2008 |
Tosh buko nu eme kwala ha ihe aruru ala biko. Asi na obu ngi kpoo ha abou buko nyem one kporo one kama i ga agbawa mu aka. Ify owu mbia ka ile ma amusiri mu ike? fake dis is just a question. darfur ole gi now, i huru umu aka abou a nchoga? |
Re: Igbo Kwenu ! Kwenu Kwezo Nu ! Join Us If You Proud To Be An Igbo Guy/lady by ifyalways(f): 5:51pm On Jan 05, 2008 |
presido1:ihe a o mega live ka o bu gini?press i na ebe akwa? chaaaai ewu a tala somebody igwu na isi.toshman ngwanu mee ebere maka nwanne.were obi choochi inu ebe pres wetara formula a ga eji ke d thing without onye elu i megide onye ala ma o bu onye ala imegide onye elu,mere ya ebe inu.ok buru uzo hara,nke i juru press wud manage pres d pres am not intrested na ihu amu gi.anuru m na d thing were isi abuo na mkpuru ano not forgetting the dadas no an akuku. i too rove you pres,i buno onye nke m |
Re: Igbo Kwenu ! Kwenu Kwezo Nu ! Join Us If You Proud To Be An Igbo Guy/lady by presido1: 6:14pm On Jan 05, 2008 |
hahahahahaha tosh biko nu ooooh. Ify achoghi kwa mu ihu nke gi . Ka m hara iro nro ojooooooo. make i watch fusball my team d play(Man U) |
Re: Igbo Kwenu ! Kwenu Kwezo Nu ! Join Us If You Proud To Be An Igbo Guy/lady by faketan(m): 6:22pm On Jan 05, 2008 |
presido u de support Aston Villa? Presido ka m nwetakwagi ebe i na-egosi Ify m amu gi |
Re: Igbo Kwenu ! Kwenu Kwezo Nu ! Join Us If You Proud To Be An Igbo Guy/lady by ifyalways(f): 6:23pm On Jan 05, 2008 |
presido1:i choro,i choghi o gaghi eru gi aka. better dont chola sef,cos i chogodu from now till igba dada na akpa abu gi,nuffing for you. ok watch your ball,a choro m isi rice abakalili na ofe akwu,dont ask maka na agaghi m enye gi. |
Re: Igbo Kwenu ! Kwenu Kwezo Nu ! Join Us If You Proud To Be An Igbo Guy/lady by presido1: 7:07pm On Jan 05, 2008 |
Acho ghi m ihu ihe obula biko. Tick Rain Forest Ofe akwu? enwere m tinned akwu here, agaghi m eri abakiliki rice aringi ntaa aja moreover imaghi esi nri. confirmed by faky Ifunanya m na esiri m ote nsiri choo ya inugo. Fake I be Man u for lyf. anaghi kwa m ago si ify gi anything as that tin di secred. na only one person d see am. Ya lekiri we nke gi. |
Re: Igbo Kwenu ! Kwenu Kwezo Nu ! Join Us If You Proud To Be An Igbo Guy/lady by ifyalways(f): 7:14pm On Jan 05, 2008 |
ok dalu sir.jide nke gi,ma ejide nke m anaghi ese okwu. o masi gi nwe canned akwu,it can't be like ma sweeeeeeeeeet live and direct ofe akwu. i just na akasi onwe gi obi because you know i wont even give you. don't worry,abakalilki rice ka e jiri zuoooom.o marana m ahu and its better than gi e jiri kwulikwuli ugwu hausa na mgbado ume were zuooo. but pres a nurum na o bu okpa ka e jiri napu gi ara ?o bu ezi okwu ? man You for life ,up enyimba for me. biko ka chi foo. |
Re: Igbo Kwenu ! Kwenu Kwezo Nu ! Join Us If You Proud To Be An Igbo Guy/lady by presido1: 7:53pm On Jan 05, 2008 |
Ify anyi enye ne goal!!!! |
Re: Igbo Kwenu ! Kwenu Kwezo Nu ! Join Us If You Proud To Be An Igbo Guy/lady by ifyalways(f): 12:48am On Jan 06, 2008 |
ka chi foonu umuibe. anyi ga ahu na ulo uka echi. buko o nwere onye huru GC ya gwa ya ya bia buko,otu nwoke ara choro i bido ohuru si na m bu GC echi bu uka amaka. rice na stew,inata oriri mbu na afo aaaaaaaaaaaaaa. onye e misikwana uka echi buko. |
Re: Igbo Kwenu ! Kwenu Kwezo Nu ! Join Us If You Proud To Be An Igbo Guy/lady by faketan(m): 8:36pm On Jan 06, 2008 |
Umuigbo Happy Sunday. |
Re: Igbo Kwenu ! Kwenu Kwezo Nu ! Join Us If You Proud To Be An Igbo Guy/lady by faketan(m): 11:42pm On Jan 06, 2008 |
Romeo ndewo |
Re: Igbo Kwenu ! Kwenu Kwezo Nu ! Join Us If You Proud To Be An Igbo Guy/lady by faketan(m): 11:42pm On Jan 06, 2008 |
Ify mmoooo Olia |
Re: Igbo Kwenu ! Kwenu Kwezo Nu ! Join Us If You Proud To Be An Igbo Guy/lady by faketan(m): 11:43pm On Jan 06, 2008 |
Nnenneigbo daalu |
Re: Igbo Kwenu ! Kwenu Kwezo Nu ! Join Us If You Proud To Be An Igbo Guy/lady by faketan(m): 11:43pm On Jan 06, 2008 |
Toshieeeeeeeeeeeeeeeeeeeeeeeeeeeeeeeeeeeeeeeeeeeeeeeeeeeeeeeeeeeee Oyi atuguola gi |
Re: Igbo Kwenu ! Kwenu Kwezo Nu ! Join Us If You Proud To Be An Igbo Guy/lady by faketan(m): 11:44pm On Jan 06, 2008 |
Presido Okenekwa. Onye isi ala deme |
Re: Igbo Kwenu ! Kwenu Kwezo Nu ! Join Us If You Proud To Be An Igbo Guy/lady by faketan(m): 11:45pm On Jan 06, 2008 |
Dafur kedu ka eke si anya anwu? |
Re: Igbo Kwenu ! Kwenu Kwezo Nu ! Join Us If You Proud To Be An Igbo Guy/lady by faketan(m): 11:46pm On Jan 06, 2008 |
Uzzyan Ndewooooooooo |
Re: Igbo Kwenu ! Kwenu Kwezo Nu ! Join Us If You Proud To Be An Igbo Guy/lady by faketan(m): 11:49pm On Jan 06, 2008 |
Ghettochykoooooooooooooooooooo Ole gi now? |
Re: Igbo Kwenu ! Kwenu Kwezo Nu ! Join Us If You Proud To Be An Igbo Guy/lady by ifyalways(f): 11:50pm On Jan 06, 2008 |
faky am fine. ohaneze sunday na izu uka ohuru oma. ndu mmiri,ndu azu. onye aghana nwanne ya. |
Re: Igbo Kwenu ! Kwenu Kwezo Nu ! Join Us If You Proud To Be An Igbo Guy/lady by faketan(m): 11:52pm On Jan 06, 2008 |
Ozioma onyonyo kedu maka ndi sicily? |
Re: Igbo Kwenu ! Kwenu Kwezo Nu ! Join Us If You Proud To Be An Igbo Guy/lady by faketan(m): 11:52pm On Jan 06, 2008 |
Echelon kedu maka Ateke Tom? |
Re: Igbo Kwenu ! Kwenu Kwezo Nu ! Join Us If You Proud To Be An Igbo Guy/lady by faketan(m): 11:53pm On Jan 06, 2008 |
Nwando also known as baby osisi Kedu maka papa osisi? |
Re: Igbo Kwenu ! Kwenu Kwezo Nu ! Join Us If You Proud To Be An Igbo Guy/lady by faketan(m): 11:55pm On Jan 06, 2008 |
Ikomium, kedu maka ndi Iraq? |
Re: Igbo Kwenu ! Kwenu Kwezo Nu ! Join Us If You Proud To Be An Igbo Guy/lady by faketan(m): 11:58pm On Jan 06, 2008 |
Otele oteleeeeeeeeeeeeeeeeeeeeeeeeeee Otele kedu ebe I no? I no na ulo nsi? |
Re: Igbo Kwenu ! Kwenu Kwezo Nu ! Join Us If You Proud To Be An Igbo Guy/lady by faketan(m): 11:59pm On Jan 06, 2008 |
Fessseeeeeeeeeeeeeeeeeeeee Anwunoooooooooooo |
Re: Igbo Kwenu ! Kwenu Kwezo Nu ! Join Us If You Proud To Be An Igbo Guy/lady by faketan(m): 12:03am On Jan 07, 2008 |
cecergorz I biala |
Re: Igbo Kwenu ! Kwenu Kwezo Nu ! Join Us If You Proud To Be An Igbo Guy/lady by faketan(m): 12:04am On Jan 07, 2008 |
Akara eeeeeeeee, akara oku Happy new year |
(1) (2) (3) ... (425) (426) (427) (428) (429) (430) (431) ... (579) (Reply)
Nairaland Official Igbo, Hausa and Yoruba Dictionary / Lists Of Yoruba Names And Their English Meaning. / ..
(Go Up)
Sections: politics (1) business autos (1) jobs (1) career education (1) romance computers phones travel sports fashion health religion celebs tv-movies music-radio literature webmasters programming techmarket Links: (1) (2) (3) (4) (5) (6) (7) (8) (9) (10) Nairaland - Copyright © 2005 - 2024 Oluwaseun Osewa. All rights reserved. See How To Advertise. 27 |