Welcome, Guest: Register On Nairaland / LOGIN! / Trending / Recent / NewStats: 3,199,279 members, 7,970,991 topics. Date: Wednesday, 09 October 2024 at 07:19 PM |
Nairaland Forum / Nairaland / General / Culture / Igbo Kwenu ! Kwenu Kwezo Nu ! Join Us If You Proud To Be An Igbo Guy/lady (487454 Views)
Why Are You Proud To Be Nigerian? / Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady / Igbo Kwenu! kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/Lady (2) (3) (4)
(1) (2) (3) ... (426) (427) (428) (429) (430) (431) (432) ... (579) (Reply) (Go Down)
Re: Igbo Kwenu ! Kwenu Kwezo Nu ! Join Us If You Proud To Be An Igbo Guy/lady by ifyalways(f): 12:27am On Jan 07, 2008 |
hmmmn faky a ghotaghim way gi na abalia. nke a i hoziri sonny bobo of onye kene sunny fame ,ok kwa. buko chi ejiela,bia ka anyi naba ura. toshieeeeeeeeeeeeeeeeeeeeeeee,hapi uguru. pressssssss hapi oyi. romoe hapi jamina. nnenne hapi errrrrrr just hapi everything. darfur hapi escape. ikomi hapi revival. fesse baby,miss you baby. GC hapi celebrations. @ all be happy and ka chi foo nu. |
Re: Igbo Kwenu ! Kwenu Kwezo Nu ! Join Us If You Proud To Be An Igbo Guy/lady by faketan(m): 1:32am On Jan 07, 2008 |
Nne I manu na o bu onye kele Soni, Soni ekele ya |
Re: Igbo Kwenu ! Kwenu Kwezo Nu ! Join Us If You Proud To Be An Igbo Guy/lady by tasiana(m): 3:41pm On Jan 07, 2008 |
Happy Newyear Umuigbo |
Re: Igbo Kwenu ! Kwenu Kwezo Nu ! Join Us If You Proud To Be An Igbo Guy/lady by ifyalways(f): 3:45pm On Jan 07, 2008 |
tasiana happy new year to you too. umuigbo gud day. |
Re: Igbo Kwenu ! Kwenu Kwezo Nu ! Join Us If You Proud To Be An Igbo Guy/lady by Ikomi(m): 4:57pm On Jan 07, 2008 |
Igbo happy happy. I forgot to say new year. Yeah I mean happy new year. |
Re: Igbo Kwenu ! Kwenu Kwezo Nu ! Join Us If You Proud To Be An Igbo Guy/lady by tasiana(m): 5:08pm On Jan 07, 2008 |
Ikomi kekwanu? anya mjiri hu gi apialamoooo, |
Re: Igbo Kwenu ! Kwenu Kwezo Nu ! Join Us If You Proud To Be An Igbo Guy/lady by ifyalways(f): 5:25pm On Jan 07, 2008 |
Ikomi:heheh uncle ikomi,o gi bu ihe a ka o bu ejima gi ? if you really want to prove to me,no gi bu ihe a ngwa,kputuo ya troussers,let me check the hammer hose of horror.lol. nno,deje,happy afo ohuru to you too,moreover,i missed you.i gawakwa dis type of long njem next time,try to feed me fine,tupu i gawa. buko umu igbo,o nwere onye umuahia in our midst?o nwere onye mara ofuma omenala ndi umuahia esp igba ekpe ?e nwere ihe gbawojuru m anya abt igba ekpe m choro i ghota nu.i wud appreciate and even reciprocate otu rove. |
Re: Igbo Kwenu ! Kwenu Kwezo Nu ! Join Us If You Proud To Be An Igbo Guy/lady by Ikomi(m): 6:04pm On Jan 07, 2008 |
tasiana: Chukwuatasianaobi mu Ohh. I hope ur fine, for me am great. Yeah av not been in here for a while. Guess am finally growing old. lol. My fingers cant type quite easily anymore. Ifybaby, hope ur good too. I hope u left some xmas turkey for those of us who are yet to visit u. Or did Fake finish it all? Did anyone see all those my other friends: Namely Romeo, Ynot, Monshee, NnenneIgbo, Babyosisi/Nwando what does that name mean Nwando? And one other precious one lets not mention her name publicly. I see Pres and Fake all the time on there way to work, u all know they are astronauts. So I always wave to them when they are standing on the moon. Well well well. Good u all still remember me. May u all have a great year ahead, filled with lots of miracles. May Nwando give birth to triplets this year. Iseeeeeeeeeeeee. |
Re: Igbo Kwenu ! Kwenu Kwezo Nu ! Join Us If You Proud To Be An Igbo Guy/lady by faketan(m): 6:07pm On Jan 07, 2008 |
Christiana bu enyi m nwanyi yeghe ye, Chritiana siri na ya ga-alumeeee Eeeeeeeeeeeeee christianaa eeeeeee pararapampampa, pararapampampa(guitar ) M wee si ya Christiana my love ooo Oburu obodo oyibo ka i ga-eje I deee kamkpe Oooh christianaaa eeeeehee pararapampampa, pararapampampa(guitar ) Chruistiana jecha college wee lota m qwee siya Xtiana kwadobe ka anyi gbaa akwukwo, na Choochioo pararapampampa, pararapampampa(guitar ) Xtiana wee si m I am soooori oooo A ga m enye gi ego ka i luta nwanyi ozoghogho Ee eee my dear eee eghegheee pararapampampa, pararapampampa(guitar ) Xtiana were ego kpara m nganga aaaa Xtiana were ego m kpara m olilio eeeee xtianaaaa I dika onye, idika onye ga-akpara m nganga aaghagha gha Eeee xtiana eeeee eghe ahuhu m tara maka gi alaa m n'iyiiiii pararapampampa, pararapampampa(guitar ) |
Re: Igbo Kwenu ! Kwenu Kwezo Nu ! Join Us If You Proud To Be An Igbo Guy/lady by ifyalways(f): 6:26pm On Jan 07, 2008 |
ikomi am fine.yes i kept your turkey,aturu,ogazi,ewu hausa,nama,obogu,ewu igbo,nkpi,mbe,aturu,okuko and all for you kama ihe tuga m ujo naw bu your location,a chobeghim ibia there now.no ,not yet. faky onye bukwa chritiana?i bidolo ozo?gurukwa christiana gi a lota na ulo tata,hmmmmm e gwubeghim anything first buko o were onye mara details about igba ekpe ndi umuahia? i need to know. errrr ikomi nwando simply means,children are shields. nwa bu umbroda. esp for you mewela agadi naw,nwa can only be your umbroda naw else hmmmmn.nwa di nkpa,nwa ka ego.i love that name. |
Re: Igbo Kwenu ! Kwenu Kwezo Nu ! Join Us If You Proud To Be An Igbo Guy/lady by romeo(m): 7:11pm On Jan 07, 2008 |
Tasianaaaaaaaaaaaaaaaaaaaaaaaaaaa my one and onry rove!!! hmmmm hahahhahaa ikomism is back with full force onye na agu egwu christiana? hahahahhaha umuigbo unu di kwa too much Ify, faky, ikomy, tasy, fessy, uzzy, presy, toshy, monshy, ynoty, nwandy, nnenny, etc i lovy all |
Re: Igbo Kwenu ! Kwenu Kwezo Nu ! Join Us If You Proud To Be An Igbo Guy/lady by fromuk(m): 7:20pm On Jan 07, 2008 |
Hehehehehehehe well okpiri mu onu!!!!! kedu nnenneigbo. Ifyalways kedu ka idi? i ga ada kwa mu obi? chei Umuigbo hi. Ikomi ika di ndu? romanus anuru m na ilara enugu? ke maka ndi chime avenue? Monshege,Ynot, etc a'landia ka land rover sports. Nke onye na eme ya gazieeeeeeeeeeeeee. |
Re: Igbo Kwenu ! Kwenu Kwezo Nu ! Join Us If You Proud To Be An Igbo Guy/lady by romeo(m): 7:49pm On Jan 07, 2008 |
The resurrection of From-Be-Eliza is the downfall of Presido |
Re: Igbo Kwenu ! Kwenu Kwezo Nu ! Join Us If You Proud To Be An Igbo Guy/lady by faketan(m): 8:09pm On Jan 07, 2008 |
ndewo fromuk, kedu ka Eke si anya anwu? Asikwanu na ahu di mkpa ahu ogologo imi ya. Nno |
Re: Igbo Kwenu ! Kwenu Kwezo Nu ! Join Us If You Proud To Be An Igbo Guy/lady by otele(m): 11:48pm On Jan 07, 2008 |
cheeeiiiiiiiiiiiiiiiii faketan i ga adi oooooooooooooooooooooooooooo chei . . . . . . . . christianaaaaaaa i di ka onye eeeeee na akpara m nganga chei faketan echetarala m egwu ahu bianu, ndi nile lara village, kedu ihe unu wetara anyi, anyi bu ndi ekegidere n'obodo ndi ocha |
Re: Igbo Kwenu ! Kwenu Kwezo Nu ! Join Us If You Proud To Be An Igbo Guy/lady by oziomatv(m): 9:44am On Jan 08, 2008 |
@faketan kedu ka ihe si kwuru kita? @Otele nwanna ke ije? eche kwa m na di ochi awuru na gi wuru ngwo. otego m na aju ese gi. |
Re: Igbo Kwenu ! Kwenu Kwezo Nu ! Join Us If You Proud To Be An Igbo Guy/lady by Ikomi(m): 3:00pm On Jan 08, 2008 |
romeo: In other words a man can not serve two masters. Its either he keeps to the rule of the game and hold his old name at the mercy of the webmaster or loose both names. From or Pres which does he really want? His girlfriend loved From though. No be me talk. |
Re: Igbo Kwenu ! Kwenu Kwezo Nu ! Join Us If You Proud To Be An Igbo Guy/lady by kendokorea: 3:46pm On Jan 08, 2008 |
Igbo kwenu ya! igbo kwenu ya!! Oha na eze kwe zuenuoooooo. kedu onye aga si ka oburu obasanjo ka odi ya mma. obodo obula i gara ihughi onye igbo umu nlem biko gbaba 4 40 eneghi anya la zugi. biko umunne m ne kwupute nu na unu bu ndi igbo na uwa nile gburu gburu. I gbo kwenu yooooooo!!! TDC GOVERNOR IN SOUTH KOREA. |
Re: Igbo Kwenu ! Kwenu Kwezo Nu ! Join Us If You Proud To Be An Igbo Guy/lady by coonyeama: 7:11pm On Jan 08, 2008 |
Do you know of any recent weddings in Naija this december? Check out this site www.giniandokey.weddingwindow.com |
Re: Igbo Kwenu ! Kwenu Kwezo Nu ! Join Us If You Proud To Be An Igbo Guy/lady by ifyalways(f): 10:03pm On Jan 08, 2008 |
coonyeama:ole ihe bu meaning ihe a ?i nwuru rum booro chi ka o bu palmmy overnite gini jikoro anyi with ndi gbara akwukwuo na naija?fiakwa,echekwa m ma i biara igwa anyi d latest money making systems.now,carry your site and shiiiiiiiiiiiiiiiiiiiit out. ohaneze ekelem. pres d pres,hahah ehehhe tosh nara gi umuagbohobia abuo iji na ekeresimesia,kwue elu kwue ala,tosh kpochiri nti siezie the umu asa abuo,now forumk a chowakwala iji style nara gi onye iji nwe hope?chaiii buko unu meere pres ebere doo. pres ebezila,o ga adi nma,inu. ikomi,romanus,fesse ,echelon,yougies,ken,nnenneigbo,toshman,darfur,GC,nwando,oziomatv,kendokorea,jenni,akara,otele,faky etc nke anyi diri anyi ooooo. ndu mmiri ndu azu. 2008,nmeri nmeri for us in every angle of our life. |
Re: Igbo Kwenu ! Kwenu Kwezo Nu ! Join Us If You Proud To Be An Igbo Guy/lady by faketan(m): 10:10pm On Jan 08, 2008 |
Ify m aghoola pastor weaver. |
Re: Igbo Kwenu ! Kwenu Kwezo Nu ! Join Us If You Proud To Be An Igbo Guy/lady by presido1: 10:14pm On Jan 08, 2008 |
kai ify nke mu, ebe tosh anachaa la mu ndi nji aka nga alabata na nke gi now. Faky abeg turn blind eye buko just this nite. Nga eme tosh akpa ihe ya ebuo ibu ka onye ibi dara. Ikomi take time otherwise etinye m gara tosh the same place. Umuigbo hi ma ndi gbara akwukwo. |
Re: Igbo Kwenu ! Kwenu Kwezo Nu ! Join Us If You Proud To Be An Igbo Guy/lady by faketan(m): 10:22pm On Jan 08, 2008 |
Ejighikwanu m Ify agba okoso nwanna. Efe enyeghi there. tryia uzzyan. |
Re: Igbo Kwenu ! Kwenu Kwezo Nu ! Join Us If You Proud To Be An Igbo Guy/lady by ifyalways(f): 10:23pm On Jan 08, 2008 |
presssssssss d pres. pres nwoke ogologo suru mkpumkpu na ebe d nkpa pres oji ukwu aga aba. pres anu kporo nku na eju mouth. ka nwunne,anwula.ihe nke a dikwa egwu. errrrrrrrrrrrr mana otu o bula o siri di,anyi agaghi ekwo maka ujo ogwu kwere onwu,this your suggestion nwere K-LEG.d thing nwere ka o di.faky agaaghi ekwe samsam.me sef agaghi ekwe too.i nwere magic fingers?i nwere sweet sulito?i nwere kissable lips? checkie and report back . faky a gi makwa ihe i mere mean. |
Re: Igbo Kwenu ! Kwenu Kwezo Nu ! Join Us If You Proud To Be An Igbo Guy/lady by faketan(m): 10:30pm On Jan 08, 2008 |
Aghotazikwam ihe na-eme ebea |
Re: Igbo Kwenu ! Kwenu Kwezo Nu ! Join Us If You Proud To Be An Igbo Guy/lady by presido1: 10:32pm On Jan 08, 2008 |
all 100% juru kwa ajuju. In short anyi agaghi ekwe ka faky mara i he mega nu. dont worry faky emechaa gi enwere i he gi. soso na abalia buko. |
Re: Igbo Kwenu ! Kwenu Kwezo Nu ! Join Us If You Proud To Be An Igbo Guy/lady by faketan(m): 10:33pm On Jan 08, 2008 |
nwannunnu bere na ngige nnunnu na egwu ngige na egwu |
Re: Igbo Kwenu ! Kwenu Kwezo Nu ! Join Us If You Proud To Be An Igbo Guy/lady by faketan(m): 10:33pm On Jan 08, 2008 |
Onweghi mgbe m ji mara na eji ihe nke eme enyi |
Re: Igbo Kwenu ! Kwenu Kwezo Nu ! Join Us If You Proud To Be An Igbo Guy/lady by presido1: 10:36pm On Jan 08, 2008 |
faketan:that is to say pres na egwu!! ify na egwu. ify kee zi kwa nu i he i na eche. bata wa na uyo(ulo) na uyo(ulo) bu uyo mu na gi. Bia ka anyi agbara okoroso chie. faky thank you for granting us such oputunity. I'me na |
Re: Igbo Kwenu ! Kwenu Kwezo Nu ! Join Us If You Proud To Be An Igbo Guy/lady by presido1: 10:39pm On Jan 08, 2008 |
ndi ibe anyi ka ga fiiii chaaa ula. Nice nite you two. may God bless una ok. |
Re: Igbo Kwenu ! Kwenu Kwezo Nu ! Join Us If You Proud To Be An Igbo Guy/lady by ifyalways(f): 10:40pm On Jan 08, 2008 |
press buko buru your small tin,aka ogwu ogwu gi na your onugbo lips to another pesin.a choghim ya for anything.thank you but no thank you.nke m ji ka . fakyyyyyyyyyyyy aka gi na ato ka shugarrrrrrrrrrrrrrrrrrr. tosh buko releaseie the two agbohos i nara pres kemgbe xmass buko,haba.i mara ego ole pres spend na isi those gals before i si ebe i si bia kporo ya?agreed i toro ogologo all round all round efficient but please at least for brotherly sake,hapu ha akwukwu eme dogbuo pres. .lol ok press ka chi foo,inu.jide obi gai aka.o ga adi nma. |
Re: Igbo Kwenu ! Kwenu Kwezo Nu ! Join Us If You Proud To Be An Igbo Guy/lady by faketan(m): 10:41pm On Jan 08, 2008 |
Uyo, uyo maa gi adighikwa na nke a. uyo, uyo maa Ify. Sepu aka enwe n'ofe tupu ogho aka mmadu. Presido I na-acho m okwu n'onu na abali a. hehehehehehe |
(1) (2) (3) ... (426) (427) (428) (429) (430) (431) (432) ... (579) (Reply)
Nairaland Official Igbo, Hausa and Yoruba Dictionary / Lists Of Yoruba Names And Their English Meaning. / ..
(Go Up)
Sections: politics (1) business autos (1) jobs (1) career education (1) romance computers phones travel sports fashion health religion celebs tv-movies music-radio literature webmasters programming techmarket Links: (1) (2) (3) (4) (5) (6) (7) (8) (9) (10) Nairaland - Copyright © 2005 - 2024 Oluwaseun Osewa. All rights reserved. See How To Advertise. 37 |