Welcome, Guest: Register On Nairaland / LOGIN! / Trending / Recent / NewStats: 3,198,791 members, 7,969,348 topics. Date: Tuesday, 08 October 2024 at 06:06 AM |
Nairaland Forum / Nairaland / General / Culture / Igbo Kwenu ! Kwenu Kwezo Nu ! Join Us If You Proud To Be An Igbo Guy/lady (487338 Views)
Why Are You Proud To Be Nigerian? / Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady / Igbo Kwenu! kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/Lady (2) (3) (4)
(1) (2) (3) ... (445) (446) (447) (448) (449) (450) (451) ... (579) (Reply) (Go Down)
Re: Igbo Kwenu ! Kwenu Kwezo Nu ! Join Us If You Proud To Be An Igbo Guy/lady by otele(m): 1:06am On Feb 14, 2008 |
mmadu ga anwuririla one day. ma love egbughi mmadu, accident, oria, ogu etc so oka mma na love gburu m na val day nwando: [s]nne i di free tommorow gbadata ka anyi kpaa in detail [/s] sorry slip of tongue good night greet ya man but you for drop me small maltina chineke ekwekwala ihe ojoo, lekwa ka m gara eme correct evil now, i buru nwunye mmadu. chukwu nna m oo, alakpuola m now |
Re: Igbo Kwenu ! Kwenu Kwezo Nu ! Join Us If You Proud To Be An Igbo Guy/lady by darfur(m): 1:22pm On Feb 14, 2008 |
happy valentine o jirikwanu nwayo taa o. maka ndi na aga ulo akwunakwuna. . . he he he he heeeee toshman bia gere egwu a maka ndi n'aga ulo akwuna. mammy water juru uwa nile o. https://www.youtube.com/watch?v=rH7G_bv208o&feature=related |
Re: Igbo Kwenu ! Kwenu Kwezo Nu ! Join Us If You Proud To Be An Igbo Guy/lady by Frando29(m): 1:28pm On Feb 14, 2008 |
nma nma kwenu. I am from Mbieri, mbaitolu LGA of Imo state. one luv all! |
Re: Igbo Kwenu ! Kwenu Kwezo Nu ! Join Us If You Proud To Be An Igbo Guy/lady by darfur(m): 1:43pm On Feb 14, 2008 |
eeeeeeeeeeeeeh nwa mbieri ibiala agara m amaulu the last time m no nigeria : ima ebe ana akpo amaulu? oke ka mma echee ya echee ndi uru uru wu onye diima onye diima |
Re: Igbo Kwenu ! Kwenu Kwezo Nu ! Join Us If You Proud To Be An Igbo Guy/lady by romeo(m): 10:10pm On Feb 14, 2008 |
igbo hiiii |
Re: Igbo Kwenu ! Kwenu Kwezo Nu ! Join Us If You Proud To Be An Igbo Guy/lady by Nobody: 5:22am On Feb 15, 2008 |
happy valentine, everyone. |
Re: Igbo Kwenu ! Kwenu Kwezo Nu ! Join Us If You Proud To Be An Igbo Guy/lady by oziomatv(m): 2:18pm On Feb 15, 2008 |
Onye ma na omaghi ka esi ede okwu igbo were nwayo puoro anyi ebea Igbo mma mma nu. |
Re: Igbo Kwenu ! Kwenu Kwezo Nu ! Join Us If You Proud To Be An Igbo Guy/lady by oziomatv(m): 2:22pm On Feb 15, 2008 |
OTELE MGBEKE nno ooo kedu ebe igara nna achoghari gi? biko hapu Nwando ono kwa na di, anyi adighi achu Nwanyi igbo no na di. ya buru onye na abughi onye igbo mee ya ihe soro gi. |
Re: Igbo Kwenu ! Kwenu Kwezo Nu ! Join Us If You Proud To Be An Igbo Guy/lady by ifyalways(f): 4:18pm On Feb 15, 2008 |
umu igbo nmanma nu ooooooooooooooooooooooooooooo hmmmmmn d ihe ka na ebu m ka mmai ngwo happy val onye o bula,ndi ihe ji na ndi ji ihe otele,pres/fromindia,toshieeee,Darfur,uncle ikomi,ken,fastmoney,oziomatv,echelon,youngie Romy,scambater,Kashiff,uchenna etc happpppppppppppppy val nwando,still water,nnenne,fesse baby,GC baby,ifyalways faky i gbuola m final one rove |
Re: Igbo Kwenu ! Kwenu Kwezo Nu ! Join Us If You Proud To Be An Igbo Guy/lady by Nobody: 4:23pm On Feb 15, 2008 |
oziomatv: Eziokwu? biko nu hapu nu umunwanyi ndi nmadu aka. Umu okpeke di plural everywhere. Unu mekwara enjoy valentine unu. ma ndi oyi winter n'atugbu ROFL. ga nu zuru electric blanket o ya na teddy bear,ROFL. |
Re: Igbo Kwenu ! Kwenu Kwezo Nu ! Join Us If You Proud To Be An Igbo Guy/lady by omoge(f): 4:29pm On Feb 15, 2008 |
Nwando, question for u biko Uzoma is a unisex name right? someone was saying not really. how true? Kedu, how has it been? |
Re: Igbo Kwenu ! Kwenu Kwezo Nu ! Join Us If You Proud To Be An Igbo Guy/lady by oziomatv(m): 5:36pm On Feb 15, 2008 |
omoge: Uzoma likewise ozioma ngozi ebere are unisex, cause it's a modern christian names. while in the olden days they give names according to the sex of the child through the name, behaviour or description of the person he/she reincarnates. while christians do not much follow that way. |
Re: Igbo Kwenu ! Kwenu Kwezo Nu ! Join Us If You Proud To Be An Igbo Guy/lady by otele(m): 6:09pm On Feb 15, 2008 |
otele agbaakwalanu again otele n'ekwu uka ndi valentine alotawala from hang over chei, imakwa eh, a'n'uchara m beer yesterday eeh, chefuo na de thing n'awa isi n'ututu. anyway, ndi be anyi mmamma nu ooo nwoke tv, kedu nke n'eme nu? umu igbo ura ka na atu m ka m gaa round 2 |
Re: Igbo Kwenu ! Kwenu Kwezo Nu ! Join Us If You Proud To Be An Igbo Guy/lady by oziomatv(m): 6:51pm On Feb 15, 2008 |
Otele ana enyo enyo amam na ndi chemist no nso ebe ibi erechago condom ha to you? |
Re: Igbo Kwenu ! Kwenu Kwezo Nu ! Join Us If You Proud To Be An Igbo Guy/lady by ifyalways(f): 8:16pm On Feb 15, 2008 |
@otele,ndo oooooo. @all,ifunanya di omimi. lets enjoy d val,kele chukwu for ndi huru anyi na anya na ndi anyi huru na anya,nne na nna anyi,umunne anyi na ndi na eweghi onye huru ha na anya ma o bu nne na nna. loveeeeeeeeeeeeeeeeeeeeeeeeeeeeee is of God. |
Re: Igbo Kwenu ! Kwenu Kwezo Nu ! Join Us If You Proud To Be An Igbo Guy/lady by bluesky4(f): 11:41pm On Feb 15, 2008 |
romeo: hiiiii |
Re: Igbo Kwenu ! Kwenu Kwezo Nu ! Join Us If You Proud To Be An Igbo Guy/lady by oziomatv(m): 6:13pm On Feb 16, 2008 |
I)gbo mma mma nu |
Re: Igbo Kwenu ! Kwenu Kwezo Nu ! Join Us If You Proud To Be An Igbo Guy/lady by ifyalways(f): 5:49pm On Feb 17, 2008 |
igbo ndi oma nwe mmadu,mmamma nu oooo. ndi ifo ka nka ! izu uka ohuru a ,izu oka oma for anyi niile. ndi ajo mmadu + ochonganoko,agahi ihu anyi. ihe oma +ngozi +udo+aru ike+iihunanya+ncehe chukwu wud rest with anyi niile. i miss my uwaaaaaaaaaaaaaaaaaaaaaaaaaaaaaaaaaa bu paw-paw. |
Re: Igbo Kwenu ! Kwenu Kwezo Nu ! Join Us If You Proud To Be An Igbo Guy/lady by Ikomi(m): 6:24pm On Feb 17, 2008 |
I saw him on Picadilly street, London. Dont ask me what he was doing there, all I can say is he was in the adult section. Well his an adult anyway. |
Re: Igbo Kwenu ! Kwenu Kwezo Nu ! Join Us If You Proud To Be An Igbo Guy/lady by faketan(m): 6:57pm On Feb 17, 2008 |
Bia umuigbo Otego romeo biadebere ogbako. Nani na val day ka O bia si hiii Biko anyi ga-edunye ndi ga-eje mara ma ahu odikwa ya mma. Umuigbo Okwanu eziokwu? |
Re: Igbo Kwenu ! Kwenu Kwezo Nu ! Join Us If You Proud To Be An Igbo Guy/lady by ifyalways(f): 7:43pm On Feb 17, 2008 |
Ikomi:ok.atleast i know where and how to choo ya.i hope its safe for me to ga alone to picadily street owu?hapi sunday,dede m. faky,hmmmn,ire ncha. hapi sunday. unu gwakwa pres na anywhere m huru ya,m ga emeru ya ahu.Fromuk/pres m ga agbaji gi ukwu anywhere i see you. Otele,ikpe mu na gi diwagodu first. |
Re: Igbo Kwenu ! Kwenu Kwezo Nu ! Join Us If You Proud To Be An Igbo Guy/lady by ucheuche1(m): 7:57pm On Feb 17, 2008 |
umunna ekele le unu o. ke ka unu mere? ejim aka na ihe nile na ga n'anya ya? ndewo nu. abum UCHENNA UCHECHUKWU, nwafo UMUOPARA-UGIRI, ISIALA MBANO na IMO. ya gazie nu o.uwa wu paw-paw. |
Re: Igbo Kwenu ! Kwenu Kwezo Nu ! Join Us If You Proud To Be An Igbo Guy/lady by presido1: 8:03pm On Feb 17, 2008 |
ifyalways:Biko pres omere gini, obu na imaghi na pres bu ngworo so kedu kwa nu ukwu nke iga agbaji zi. |
Re: Igbo Kwenu ! Kwenu Kwezo Nu ! Join Us If You Proud To Be An Igbo Guy/lady by ifyalways(f): 8:04pm On Feb 17, 2008 |
uche_uche:hehe.a good authorbiography.Uche-dady nnoo.so ugiri no under Mbano?i always chekwara na ugiri no under Umuahia ka ugiri adi abuo?udo diri gi nwanne. Toshhieeeeeeeeeee lekwa Mbano nille na acho gi .hehe.hapu ndi well wishers gi na picadilly street bia lee nwanne gi. uwa bu paw paw na sweeet for ndi hotaranu uchenna ,ndeewo and ya gaziere gi too. |
Re: Igbo Kwenu ! Kwenu Kwezo Nu ! Join Us If You Proud To Be An Igbo Guy/lady by ifyalways(f): 8:08pm On Feb 17, 2008 |
presido1:i maghi ihe i mere m,okwa ya? mgbe onu gi na agba ga pump ndi water board onitsha,i maghi? ole ihe i chere mgbe i si na faky m e nweghi ugbo ala? o mu si gi enweghi ugbo?di kwa careful oooo.m hapu gi today,i might not let you go next time.i forgive you cos taa bu sunday. pres ole maka madam na amuazu?olekwanu ihe val m now?delay is dangerous. |
Re: Igbo Kwenu ! Kwenu Kwezo Nu ! Join Us If You Proud To Be An Igbo Guy/lady by presido1: 8:19pm On Feb 17, 2008 |
ok owu ebe isi na onye nke gi na emepere gi ugbo ala hahahahaha am still suspecting you maka fake wu onye bus pass Ka owu nwanne Drogba ka imere mean. Ihe val gi no na nke ndi custom, odika aha gi nwere k leg na CIV lol |
Re: Igbo Kwenu ! Kwenu Kwezo Nu ! Join Us If You Proud To Be An Igbo Guy/lady by faketan(m): 8:30pm On Feb 17, 2008 |
Uche-uche anwunoo. imere ole eshi okenekwaa |
Re: Igbo Kwenu ! Kwenu Kwezo Nu ! Join Us If You Proud To Be An Igbo Guy/lady by ifyalways(f): 8:40pm On Feb 17, 2008 |
pres gbara ogwu gi nuoo. i gakwara sabbath yesterday? faky no nma with his whell barrow am so comfortable.nke m ji ka. pres somewhere na afu m ufu.a maghim,anyway,ok.onu m sharrrrrrrrrrrrrrrrrp. dont mind me.where went you kemgbe?amuazu kwanu?dont tell me you are avoiding the ajuju |
Re: Igbo Kwenu ! Kwenu Kwezo Nu ! Join Us If You Proud To Be An Igbo Guy/lady by presido1: 8:46pm On Feb 17, 2008 |
ifyalways:Mana whell barrow enweghi door now. anyway ode kwere "no food for a lazy man" na the whell barrow |
Re: Igbo Kwenu ! Kwenu Kwezo Nu ! Join Us If You Proud To Be An Igbo Guy/lady by ifyalways(f): 8:56pm On Feb 17, 2008 |
presido1:hehe. pres i gbuola m oooooooooooooooooooooooo o dere ya,dekwa " no condition is permanent" na" relax your miracle is on the way !" ole otu i si mara? i believe that you are skilled in that field too its all good,atleast,hes not alone in the biz. don't go far,from our whell barrow,watch where we are heading to,just watch |
Re: Igbo Kwenu ! Kwenu Kwezo Nu ! Join Us If You Proud To Be An Igbo Guy/lady by Ikomi(m): 9:03pm On Feb 17, 2008 |
ifyalways: Nne oma how u dey? Biko agala Picadily, because whoever sees u there the story would have a different headline. It wont be Ifyalways looking for Tosh, but rather Ifyalways in Picadily street - and that makes a lot of difference. Udochukwu diri gi. ifyalways: A gu kwa ram the thing I was shocked. I was very much against Pres and his crew for insulting fake. After all wat is ugbo ala? The difference between Jeeps and Fakes Ugboala is that Jeeps run on 4 wheels while Fakes Ugboala runs on one. Cars have engines while Fake is his own engine. The man deserves credit for his effort. |
Re: Igbo Kwenu ! Kwenu Kwezo Nu ! Join Us If You Proud To Be An Igbo Guy/lady by ifyalways(f): 9:11pm On Feb 17, 2008 |
Uncle Ikomi dalu. ok, a naghim agazi i cho ya.he wud come home mgbe o gajuru.no place like home now. pres/fromuk na otele are simply jealous n'ihi na ya e nweghi whell barrow.a gwala m ha,i wud only talk to them mgbe ya zutanwuru whell barrow ma obu even otu tyre ya,till then its finito. i gakwara uka tata?ya gazie. |
(1) (2) (3) ... (445) (446) (447) (448) (449) (450) (451) ... (579) (Reply)
Nairaland Official Igbo, Hausa and Yoruba Dictionary / Lists Of Yoruba Names And Their English Meaning. / ..
(Go Up)
Sections: politics (1) business autos (1) jobs (1) career education (1) romance computers phones travel sports fashion health religion celebs tv-movies music-radio literature webmasters programming techmarket Links: (1) (2) (3) (4) (5) (6) (7) (8) (9) (10) Nairaland - Copyright © 2005 - 2024 Oluwaseun Osewa. All rights reserved. See How To Advertise. 42 |