Welcome, Guest: Register On Nairaland / LOGIN! / Trending / Recent / NewStats: 3,199,797 members, 7,972,850 topics. Date: Friday, 11 October 2024 at 08:10 PM |
Nairaland Forum / Nairaland / General / Culture / Igbo Kwenu ! Kwenu Kwezo Nu ! Join Us If You Proud To Be An Igbo Guy/lady (487638 Views)
Why Are You Proud To Be Nigerian? / Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady / Igbo Kwenu! kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/Lady (2) (3) (4)
(1) (2) (3) ... (456) (457) (458) (459) (460) (461) (462) ... (579) (Reply) (Go Down)
Re: Igbo Kwenu ! Kwenu Kwezo Nu ! Join Us If You Proud To Be An Igbo Guy/lady by Soundmind(m): 1:33pm On Mar 31, 2008 |
Ndewonuo , Ndi nwem and ndi m nwe. Onye biri, ibe ya birikwa. Igbo kwezuenu o ! |
Re: Igbo Kwenu ! Kwenu Kwezo Nu ! Join Us If You Proud To Be An Igbo Guy/lady by Ikomi(m): 2:02pm On Mar 31, 2008 |
ifyalways: LOL Iga ekwute kwa ihe ga eme iwe abiam in actual fact. |
Re: Igbo Kwenu ! Kwenu Kwezo Nu ! Join Us If You Proud To Be An Igbo Guy/lady by SamMilla1(m): 3:36pm On Mar 31, 2008 |
Soundmind: @soundmind O gini ka ana ekwezu, ina egbu efi kedu ka ubochi si kwuru na obodo anyi bu Enugu AMA M NA IHE NILE NA GA NKE OMA. |
Re: Igbo Kwenu ! Kwenu Kwezo Nu ! Join Us If You Proud To Be An Igbo Guy/lady by romeo(m): 10:01pm On Mar 31, 2008 |
Hhahahahah Umuigbo nile a na m asi unu nile happy easter from enugu, kedu onye siri na ya choro okpa 9th miles? Ifyyyyyyyyyyyyy faky i go bring the okpa for you sha Toshy isiri na gi na nwanyi bekee na eme ndu na be obama? |
Re: Igbo Kwenu ! Kwenu Kwezo Nu ! Join Us If You Proud To Be An Igbo Guy/lady by ifyalways(f): 10:53am On Apr 01, 2008 |
umuigbo happy APRIL FOOLS day heheeeeeeeee Fake atokirila tata.m ga eme ya double april fool Ikomi i si nini?arighi nsogbu nonu,mi na gi adika infact uyo na ihe niile no na uyo wu nke mi na gi . Sam milla ndeewo.Enugu. . . .Enugu nke ngwo too.ala igbo amaka.birikwa dede ! Soundmind kwezuo.ya gazie. Romy dalu so.you are the most GC nwa ada di ora nma,o ga adirirrrrrrrrrrrrrrrrrrrrrrrrrrri gi nma.Amen Darfurrrrrrr,i dikwa ndu?igwuribe ndi agha philsitine e burula gi ?ebelebe ! Umu igbo niile ya gazie. |
Re: Igbo Kwenu ! Kwenu Kwezo Nu ! Join Us If You Proud To Be An Igbo Guy/lady by darfur(m): 7:30pm On Apr 01, 2008 |
bikonu oo asi na toshnwayi nwa mama alurulanu nwanyi ebelebe igba ebelebe igbaaa [size=18pt]ebelebe nke igbaaaaaaaaaaaaaaa[/size] |
Re: Igbo Kwenu ! Kwenu Kwezo Nu ! Join Us If You Proud To Be An Igbo Guy/lady by darfur(m): 7:40pm On Apr 01, 2008 |
[size=18pt]akuko putara ugbua(breaking news)[/size] asi na ndi igbo nairalandi ga anata award n'aka british parliament maka contribution ha n'eme na intellectual development uwa dum (global intellectual contribution) lekwanu ebe m si guta nke a aha m dikwa na list ahu http://www.ireport.com/ir-topic-stories.jspa?topicId=7583 aleluya chim lee |
Re: Igbo Kwenu ! Kwenu Kwezo Nu ! Join Us If You Proud To Be An Igbo Guy/lady by darfur(m): 7:47pm On Apr 01, 2008 |
chineke meeeee faketanu leeeeeeee gini ka m na agu ebe a eeeee https://www.nairaland.com/nigeria/topic-96888.0.html#msg1727749 faketan, iwu onye switzerland ify iwe ewekwalagi ihe nile a bu ebelebe igba hoha nne jisike. . . ina agbali . . hoha onye n'alikighi ya, onye ahu kpoo ishi na block |
Re: Igbo Kwenu ! Kwenu Kwezo Nu ! Join Us If You Proud To Be An Igbo Guy/lady by Ynot(m): 8:31am On Apr 02, 2008 |
Ndi b'anyi, kedu ka unu mere? |
Re: Igbo Kwenu ! Kwenu Kwezo Nu ! Join Us If You Proud To Be An Igbo Guy/lady by monshege: 8:37am On Apr 02, 2008 |
ohaneze ndi igbo ekelekwa m unu oooo. papa na mama, sisi eko na bomboy, echetara m echetara m aka m no na elu oo. |
Re: Igbo Kwenu ! Kwenu Kwezo Nu ! Join Us If You Proud To Be An Igbo Guy/lady by echelon(m): 8:41am On Apr 02, 2008 |
Ynot:O di mma. Gikwanu? Monshege i boola chi? |
Re: Igbo Kwenu ! Kwenu Kwezo Nu ! Join Us If You Proud To Be An Igbo Guy/lady by monshege: 8:48am On Apr 02, 2008 |
echelon: abobeghi m chi, "eclipse" na eme ebe a |
Re: Igbo Kwenu ! Kwenu Kwezo Nu ! Join Us If You Proud To Be An Igbo Guy/lady by ifyalways(f): 11:45am On Apr 02, 2008 |
igbo ya gazie ! Ynot,back to sender ! ekele m gi too. Monshege. . .lmao i dikwa fun nke ny ndeewo. Darfurrrrrrrrrrrrrrrrrrrrrrrr,obara Pres abala gi n'ahu?rofl.fyi,mpa ochie nwanne Fake bu onye Swiss. infact ebe ahu bi imerenne ya.ebelebe igbaaaaaa. Otele,ahuru m gi ebe m huru gi.jissie ike. Echelon,ndeewo. Ikomi. . .heheeee gi na oru ana eme well,ihe obula nara oru bu oru job on ! Romy,i choro inye ya 9months b4 i lota ? o na ha atogi i na achi. . .enjoy bros. Toshieeeeeeeeeeeeeeeeeeeeeeeeeeeeeeeeeeeee ENJOYYYYYYYYYYYYYYY GC,kedu?ndeewo. Trev na mortiple ndi mba9,ndeewonu.gini mere na ndi Ubomiri e nweghi mmiri na ala ha o nwere film m lere,unu e nwere ike i kowara m?a nuru m na ha na aga na"OHI" na "EGBEADA" aga echu mmiri. faky ,all 4 you nwoke magic fingers igbo kwenuoooooooooooooooooooooooooooooo |
Re: Igbo Kwenu ! Kwenu Kwezo Nu ! Join Us If You Proud To Be An Igbo Guy/lady by Ikomi(m): 5:19pm On Apr 02, 2008 |
Ynot? Hissssesss. ifyalways: Nka ahu owu proposal, nne owu kpa gi nwe muooo, infact buru'm na okpo/ozugbo. I hope na Fake aghaghi aku mu okpo? Fake ana'm alukpa(fight) 2 hands |
Re: Igbo Kwenu ! Kwenu Kwezo Nu ! Join Us If You Proud To Be An Igbo Guy/lady by Ynot(m): 6:52pm On Apr 02, 2008 |
Ikomi: Great ikomi! nnam ukwu kedu? Biko, no more hissing. Gwam ihe bu iwe gi. |
Re: Igbo Kwenu ! Kwenu Kwezo Nu ! Join Us If You Proud To Be An Igbo Guy/lady by faketan(m): 6:58pm On Apr 02, 2008 |
hissess |
Re: Igbo Kwenu ! Kwenu Kwezo Nu ! Join Us If You Proud To Be An Igbo Guy/lady by Ikomi(m): 7:01pm On Apr 02, 2008 |
Ynot: Iwe'm bu na igara hibernating. Look Ynot, when men were men where were u. Ynot u dont come out when u feel like? |
Re: Igbo Kwenu ! Kwenu Kwezo Nu ! Join Us If You Proud To Be An Igbo Guy/lady by Ynot(m): 7:25pm On Apr 02, 2008 |
faketan: I said no more hissing Ikomi: My parole officer said i must avoid nairaland- one of the term for my release from penitentiary. |
Re: Igbo Kwenu ! Kwenu Kwezo Nu ! Join Us If You Proud To Be An Igbo Guy/lady by Ikomi(m): 7:48pm On Apr 02, 2008 |
Ynot: Booooyyyyyyyy igara that place? Booooooooyyyyyyyyyyy ita'na ochicha. Boooooooooyyyyyyyyyy never mind ima na akpukpo mass education si na ihe ndia wu protein, it helps u grow. Booooooyyyyyyyyyy why ha jiri jighi'de gi kwan? Ijara nwa landlord gi? But I wanrned u, Ynot I warned u. |
Re: Igbo Kwenu ! Kwenu Kwezo Nu ! Join Us If You Proud To Be An Igbo Guy/lady by Mortiple(m): 10:19am On Apr 03, 2008 |
ifyalways: Ify nwanyi oma, kedu kwanu ebe Egbeada di? EGBEADA no na ime Ubommiri. (I stand to be corrected) Ndi Ubommiri gara chuo mmiri na Egbeada, oka bu na ala Ubommiri. Oburu gwodi na Egbeada bu ndi agbata obi ha, oka bu otu ihe ahu. Agbataobi onye bu nwanne ya. Anyway, thanks for your observation. Agam a consult enyim onye Ubommiri for more 'nkowaciation'. Faketan, Echelon, Ikomi, Ynot, Monshege, na kwa ndi ozo na akwalite asusu na omenala Igbo, oga adiri nnu mma o! (Ga asi m OFOOO (Iseeehhh)! Ify nne, ibu onye ebe? Trev, nwa mama, kedu ebe isi na ala Mbaitolu? |
Re: Igbo Kwenu ! Kwenu Kwezo Nu ! Join Us If You Proud To Be An Igbo Guy/lady by techzone: 10:47am On Apr 03, 2008 |
Igbo Kwenu !!!! Umuahia, Abia State Anam ekele unu ooooooo!! |
Re: Igbo Kwenu ! Kwenu Kwezo Nu ! Join Us If You Proud To Be An Igbo Guy/lady by ifyalways(f): 12:05pm On Apr 03, 2008 |
igbo hiiiiiiiiiiiiiiiiiiiiiiiiiiiiiiiiii hisses owu nke na ewuzi?Ikomi na Fake i hiss nke m na alakuba Mortiple,abu m onye abia state amuru na anambra,go ogo na enugu,imere nne m bu na imo,mee enyi na ebonyi. . . . .o foro ozo? lol abum onye Arogod na abia state. mbakwa,Egbeada a bughikwa Ubomiri,that am very sure of,Yes, ha bu agbataobi mana ha abughi same.Ubomiri gbara agbata obi with "nwaorieubi,egbeada na ohi" na maybe "orodo" a dighim sure of this one sha ihe di funni with it bu na ana akpo ya ubomiri yet,ha enweghi mmiri ChinenyeM . . . . we rove you.ya gaziere gi too i rikwa nma? Techzone ndeeeeeeeeewo.ohuhu,amaachara,umuopara,olokoro. . . .ala wu otu igbo kwenu oooooooooooooooooooooooooooo |
Re: Igbo Kwenu ! Kwenu Kwezo Nu ! Join Us If You Proud To Be An Igbo Guy/lady by Kashif(m): 12:30pm On Apr 03, 2008 |
Igbo bu Igbo, ekele m unu. N'ezie, nkwado m huru ebe a juru m afo. Biko, unu jike ka unu ji. Ndewo nu! |
Re: Igbo Kwenu ! Kwenu Kwezo Nu ! Join Us If You Proud To Be An Igbo Guy/lady by presido1: 5:59pm On Apr 03, 2008 |
Ndi oso abiola na aputa one by one Ynot and monshe, hope the prison term is completed now ka onu ono na probation Were u guys tagged? Ify onye swiss. maybe fake bu onye ocha |
Re: Igbo Kwenu ! Kwenu Kwezo Nu ! Join Us If You Proud To Be An Igbo Guy/lady by Mortiple(m): 6:22pm On Apr 03, 2008 |
ifyalways: Ify Nwa ada, kam do gi anya. Ubomiri is made of nine villages: Egbeada, Amauburu, Umuabili, Obokpo, Umuocha, Ohuba ohum Ahama and Umuojinaka. Its neighboring towns are Akwakuma, Ifakala, Irete, Ohi and Mbieri. Okwu agwula. Onye mmeri kam bu! |
Re: Igbo Kwenu ! Kwenu Kwezo Nu ! Join Us If You Proud To Be An Igbo Guy/lady by jamah(m): 6:30pm On Apr 03, 2008 |
Mortiple: Puleeeezzz!!!! What is this! Didnt you read the rules of this site!!! It is stated there ONLY ENGLISH!!! Why do people love to fail exams when instrustions are simple!!! |
Re: Igbo Kwenu ! Kwenu Kwezo Nu ! Join Us If You Proud To Be An Igbo Guy/lady by presido1: 6:40pm On Apr 03, 2008 |
jamah:Who is dis? have u checked how many pages this thread is? pls do dat b4 u boil pass ur boiling point. |
Re: Igbo Kwenu ! Kwenu Kwezo Nu ! Join Us If You Proud To Be An Igbo Guy/lady by monshege: 10:47pm On Apr 03, 2008 |
presido1: pres a.k.a nwa be eliza, kedu ka eke si anya anwu? onye si na penitentiary gbaputa ana aga probation? amaghi m maka ynot mana probation bu maka ndi isi di mma. biko kedu ebe nnenne igbo nile no? umuigbo hiii ma o buru romero |
Re: Igbo Kwenu ! Kwenu Kwezo Nu ! Join Us If You Proud To Be An Igbo Guy/lady by ghettochyk(f): 12:35am On Apr 04, 2008 |
monshege?! i ka di ndu? wow. jamah, i dont even think ur alive. go bury ur ozu somewhere else. <rolleyes> |
Re: Igbo Kwenu ! Kwenu Kwezo Nu ! Join Us If You Proud To Be An Igbo Guy/lady by Uzzyan: 10:21pm On Apr 04, 2008 |
Unu niile chefuru mu!! Nsogbu adighi Chukwu noo!! Ka odi biko o Ify na romeo kee kwanu Presido kee ka ahu di? |
Re: Igbo Kwenu ! Kwenu Kwezo Nu ! Join Us If You Proud To Be An Igbo Guy/lady by oziomatv(m): 10:16am On Apr 05, 2008 |
Umu BIAFRA ANA M EKELE ONYE OBULA. kedunu ka ihe si wee kwuru ugbua? |
Re: Igbo Kwenu ! Kwenu Kwezo Nu ! Join Us If You Proud To Be An Igbo Guy/lady by romeo(m): 1:24pm On Apr 05, 2008 |
LoL Gini ka Ynot na Monshege biara ebe a ime? hahahahaa Ify okpa gi choro igho ice block oooo Uzzy kedu kwanu? okwa i no na Lagos? a nom na abuja now!! Ikomism kedu ije nwa nna? i see saw your message faky na toshy na presi i dey greet ohh infact Umuigbo Hiiiiiiiiiiiiiiiiiiiiiiiiiiiiiiiiiiii |
(1) (2) (3) ... (456) (457) (458) (459) (460) (461) (462) ... (579) (Reply)
Nairaland Official Igbo, Hausa and Yoruba Dictionary / Lists Of Yoruba Names And Their English Meaning. / ..
(Go Up)
Sections: politics (1) business autos (1) jobs (1) career education (1) romance computers phones travel sports fashion health religion celebs tv-movies music-radio literature webmasters programming techmarket Links: (1) (2) (3) (4) (5) (6) (7) (8) (9) (10) Nairaland - Copyright © 2005 - 2024 Oluwaseun Osewa. All rights reserved. See How To Advertise. 50 |