Welcome, Guest: Register On Nairaland / LOGIN! / Trending / Recent / NewStats: 3,202,030 members, 7,980,655 topics. Date: Sunday, 20 October 2024 at 08:13 PM |
Nairaland Forum / Nairaland / General / Culture / Igbo Kwenu ! Kwenu Kwezo Nu ! Join Us If You Proud To Be An Igbo Guy/lady (488436 Views)
Why Are You Proud To Be Nigerian? / Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady / Igbo Kwenu! kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/Lady (2) (3) (4)
(1) (2) (3) ... (487) (488) (489) (490) (491) (492) (493) ... (579) (Reply) (Go Down)
Re: Igbo Kwenu ! Kwenu Kwezo Nu ! Join Us If You Proud To Be An Igbo Guy/lady by agaba123(m): 6:16pm On Jul 21, 2008 |
Okija-juju. . . . o dika Oku adila over Agaghi m agwa ha onye ibu. . . ma ama m gi okwa gi butere onwe gi traffic . . .lol |
Re: Igbo Kwenu ! Kwenu Kwezo Nu ! Join Us If You Proud To Be An Igbo Guy/lady by agaba123(m): 6:17pm On Jul 21, 2008 |
toshmann:Cheeeeeeeeeeeeeeeeeeeeeeei Okwa unu ahula. . . Toshieeeeeeeeeeeeeeeeeeee Okwa m kwuru ekwu oooooooooooo Onweghi ihe toshi luru, |
Re: Igbo Kwenu ! Kwenu Kwezo Nu ! Join Us If You Proud To Be An Igbo Guy/lady by Uche2nna(m): 6:18pm On Jul 21, 2008 |
toshmann: This is ma confessions |
Re: Igbo Kwenu ! Kwenu Kwezo Nu ! Join Us If You Proud To Be An Igbo Guy/lady by echelon(m): 6:18pm On Jul 21, 2008 |
Ama m onye okija_juju bu. O bu … Ka m mee ebere |
Re: Igbo Kwenu ! Kwenu Kwezo Nu ! Join Us If You Proud To Be An Igbo Guy/lady by LadyJ1: 6:21pm On Jul 21, 2008 |
Queenisha: osisi ike guru ,nwoke ma kporo onwen ye admin,bu anumanu,aja ga chu ya oso echelon: odigo too much nwan nemu nwoke @ify kedi otele mgbeke na presido? |
Re: Igbo Kwenu ! Kwenu Kwezo Nu ! Join Us If You Proud To Be An Igbo Guy/lady by LadyJ1: 6:22pm On Jul 21, 2008 |
echelon: gwanu anyi onye okija bu |
Re: Igbo Kwenu ! Kwenu Kwezo Nu ! Join Us If You Proud To Be An Igbo Guy/lady by echelon(m): 6:24pm On Jul 21, 2008 |
jenny don't worry. if okija_juju posts here again, i will tell |
Re: Igbo Kwenu ! Kwenu Kwezo Nu ! Join Us If You Proud To Be An Igbo Guy/lady by toshmann(m): 6:45pm On Jul 21, 2008 |
bikonu aluolam nwanyi o unu mana nwunye m wu onye and that o bu a babe unu ruzie de arithmetic no n'elu the highlighted words |
Re: Igbo Kwenu ! Kwenu Kwezo Nu ! Join Us If You Proud To Be An Igbo Guy/lady by toshmann(m): 6:47pm On Jul 21, 2008 |
unu were nwayo n'e-change aha unu na forum a o, tupu nwa mama amaburu faketan chee na o wu agbaghobia |
Re: Igbo Kwenu ! Kwenu Kwezo Nu ! Join Us If You Proud To Be An Igbo Guy/lady by ifyalways(f): 6:48pm On Jul 21, 2008 |
toshmann:E chem na i luola nwanyi na ezi okwu. unu dikwa egwu.N'ezie,a leopard can NEVER change its spot. |
Re: Igbo Kwenu ! Kwenu Kwezo Nu ! Join Us If You Proud To Be An Igbo Guy/lady by ifyalways(f): 6:50pm On Jul 21, 2008 |
toshmann:lol i fanyenu di thing na otele nsi Ewepudu aka oru ekwensu,ole ihe mmadu na acho na otele ibe ya |
Re: Igbo Kwenu ! Kwenu Kwezo Nu ! Join Us If You Proud To Be An Igbo Guy/lady by Queenisha: 6:53pm On Jul 21, 2008 |
Tosh kwusi ya before ma kpoo my sister ekwitox gwa ya ihe no ebe a n'eme |
Re: Igbo Kwenu ! Kwenu Kwezo Nu ! Join Us If You Proud To Be An Igbo Guy/lady by ifyalways(f): 6:56pm On Jul 21, 2008 |
Queenisha:of all di aha nile di na uwa,o buru ekwutosi! toshie biko ga megharia ya baptism.gbanwe di aha ososo |
Re: Igbo Kwenu ! Kwenu Kwezo Nu ! Join Us If You Proud To Be An Igbo Guy/lady by toshmann(m): 6:59pm On Jul 21, 2008 |
gini mere ekwutosi? toshmann onukwube luru toshbabe ekwutosi gini di wrong |
Re: Igbo Kwenu ! Kwenu Kwezo Nu ! Join Us If You Proud To Be An Igbo Guy/lady by toshmann(m): 7:00pm On Jul 21, 2008 |
Queenisha: BabyO i ga eme m gwa ha na aha BabaO, di gi bu cyriacus |
Re: Igbo Kwenu ! Kwenu Kwezo Nu ! Join Us If You Proud To Be An Igbo Guy/lady by toshmann(m): 7:02pm On Jul 21, 2008 |
toshmann: ha ha ha ha ha . . . . . . achigbuola m onwe m . . . . . tosh nwa mamaaaaaaaaa . . . umunne biko ka m ga choo ihe m ga eri. every day BabyO asi na omere moi-moi, onweghikwa nke m na ahu. . . . . |
Re: Igbo Kwenu ! Kwenu Kwezo Nu ! Join Us If You Proud To Be An Igbo Guy/lady by Queenisha: 7:03pm On Jul 21, 2008 |
toshmann: Cyriacus Otagburuagu Agbugbaeruleke and so what? |
Re: Igbo Kwenu ! Kwenu Kwezo Nu ! Join Us If You Proud To Be An Igbo Guy/lady by LadyJ1: 7:07pm On Jul 21, 2008 |
Queenisha: |
Re: Igbo Kwenu ! Kwenu Kwezo Nu ! Join Us If You Proud To Be An Igbo Guy/lady by ibobabe(f): 7:21pm On Jul 21, 2008 |
abum okara okija onye anwanam ebea ooo obulu na idi single ka anyi yilu gaa ebe ekpele okija ma obi kaa gi agaba, ama m udi maths ina ekuzi, anuu m na ichi umu nwany ito akwughali isi noo asi ka anyi gaa okija kitaa Tosh biko ike sister ekwitox adirom bulu nnoo nsogbu gi gaba Rubi daalu echelon akpokwana afa okija ozo ooo ife obuma ifuu ma ikwuo ya bukwa n'aka gi ka osi |
Re: Igbo Kwenu ! Kwenu Kwezo Nu ! Join Us If You Proud To Be An Igbo Guy/lady by agaba123(m): 7:31pm On Jul 21, 2008 |
ibobabe:Biko ka anyi jewe osiso, Onye aka ya di ocha O na-atu arusi egwu. . .mbanu, Nne o buru maka nke ewinigo m lol |
Re: Igbo Kwenu ! Kwenu Kwezo Nu ! Join Us If You Proud To Be An Igbo Guy/lady by ibobabe(f): 7:34pm On Jul 21, 2008 |
agaba, amam na obi na akugbu gi ebe anwa ino nna aba d next flight to ebe ino jide obi gi aka!! |
Re: Igbo Kwenu ! Kwenu Kwezo Nu ! Join Us If You Proud To Be An Igbo Guy/lady by ChinenyeN(m): 7:34pm On Jul 21, 2008 |
Wow, in just one day, unu edeela all of this. Anyway, ibobabe, o di mma. Ahu di m. Foto gi mara mma as well, and dika Queenisha si kwuo, i maka. So, o bu gini ka i na-agu na ulo akwukwo? Ifyalways, mu na nwanne m nwanyi na-ebi na udo. Onwere ike ibu na onwere ihe mere ya na o choghi igwa anyi, mana o di mma. O naghi enye m nsogbu anymore, and nke ahu bu ihe di mkpa. Also, adi m sorry to hear na i gara ulo ogwu. At least now, ihe niile di mma, o bu ya? And list ahu di egwu. Otu Queenisha si dee ya na-ato m ochi. |
Re: Igbo Kwenu ! Kwenu Kwezo Nu ! Join Us If You Proud To Be An Igbo Guy/lady by agaba123(m): 7:38pm On Jul 21, 2008 |
ibobabe: Nne buru bia. . .ososo, a na m eche gi. . . . In fact ejewego m airport ka m chere gi |
Re: Igbo Kwenu ! Kwenu Kwezo Nu ! Join Us If You Proud To Be An Igbo Guy/lady by ibobabe(f): 7:39pm On Jul 21, 2008 |
ChinenyeN daalu rinne abum med student mga apu ebea na afo ibuo na okara aru adubagom,achoom inakwulu ndi bem, agaba, chesie ike nwanna,na elutebegom |
Re: Igbo Kwenu ! Kwenu Kwezo Nu ! Join Us If You Proud To Be An Igbo Guy/lady by onyinye2(f): 7:40pm On Jul 21, 2008 |
Igbo Kwenu! Enugu Kwenu! |
Re: Igbo Kwenu ! Kwenu Kwezo Nu ! Join Us If You Proud To Be An Igbo Guy/lady by LadyJ1: 7:41pm On Jul 21, 2008 |
onyinye welcome oooooo,i know u dont even know how to speak igbo BTW ive missed u |
Re: Igbo Kwenu ! Kwenu Kwezo Nu ! Join Us If You Proud To Be An Igbo Guy/lady by Queenisha: 7:43pm On Jul 21, 2008 |
onyinye2: so Enugu? |
Re: Igbo Kwenu ! Kwenu Kwezo Nu ! Join Us If You Proud To Be An Igbo Guy/lady by Okijajuju1(m): 7:45pm On Jul 21, 2008 |
Ndi Igbo ekenem unu o! |
Re: Igbo Kwenu ! Kwenu Kwezo Nu ! Join Us If You Proud To Be An Igbo Guy/lady by onyinye2(f): 7:46pm On Jul 21, 2008 |
Lady J: yeah learning to speak igbo is really hard. i understand what you guys are saying i just can't speak it back. but im learning. but i doubt i will ever be perfect like yal are. @queenisha why not enugu?? |
Re: Igbo Kwenu ! Kwenu Kwezo Nu ! Join Us If You Proud To Be An Igbo Guy/lady by agaba123(m): 7:47pm On Jul 21, 2008 |
ibobabe:Nne daalu, afugo m ihe iji aguwasi isi. . . enwghi ihe iji mass eme. . .ka ma ya m kuziere gi anatomy hehe, I ga-amuta ya ofuma, A na m echesi ike , lol |
Re: Igbo Kwenu ! Kwenu Kwezo Nu ! Join Us If You Proud To Be An Igbo Guy/lady by LadyJ1: 7:48pm On Jul 21, 2008 |
Okija_juju: anyin ne kene kwa mana afagi nwere otu odi |
Re: Igbo Kwenu ! Kwenu Kwezo Nu ! Join Us If You Proud To Be An Igbo Guy/lady by agaba123(m): 7:53pm On Jul 21, 2008 |
O di m ka ibobabe choro ime anyi the more u look the less u see. with okija juju . . hehe |
(1) (2) (3) ... (487) (488) (489) (490) (491) (492) (493) ... (579) (Reply)
Nairaland Official Igbo, Hausa and Yoruba Dictionary / Lists Of Yoruba Names And Their English Meaning. / ..
(Go Up)
Sections: politics (1) business autos (1) jobs (1) career education (1) romance computers phones travel sports fashion health religion celebs tv-movies music-radio literature webmasters programming techmarket Links: (1) (2) (3) (4) (5) (6) (7) (8) (9) (10) Nairaland - Copyright © 2005 - 2024 Oluwaseun Osewa. All rights reserved. See How To Advertise. 28 |