Welcome, Guest: Register On Nairaland / LOGIN! / Trending / Recent / New
Stats: 3,174,948 members, 7,893,572 topics. Date: Thursday, 18 July 2024 at 12:42 PM

Igbo Kwenu ! Kwenu Kwezo Nu ! Join Us If You Proud To Be An Igbo Guy/lady - Culture (487) - Nairaland

Nairaland Forum / Nairaland / General / Culture / Igbo Kwenu ! Kwenu Kwezo Nu ! Join Us If You Proud To Be An Igbo Guy/lady (479271 Views)

Why Are You Proud To Be Nigerian? / Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady / Igbo Kwenu! kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/Lady (2) (3) (4)

(1) (2) (3) ... (484) (485) (486) (487) (488) (489) (490) ... (579) (Reply) (Go Down)

Re: Igbo Kwenu ! Kwenu Kwezo Nu ! Join Us If You Proud To Be An Igbo Guy/lady by ifyalways(f): 10:05pm On Jul 14, 2008
@cHINENYEN BIKO gbahara.owu aka m,o gbara chamfa cheesy
a kukwala nwanne gi nwanyi ihe biko,no matter ihe o bula.i soro ire nwanyi sef,i nwere ike i me aru.just dont mind usimanu na ike anyi nile nara na ire. tongue
ndewo nwoke oma kiss
Re: Igbo Kwenu ! Kwenu Kwezo Nu ! Join Us If You Proud To Be An Igbo Guy/lady by fromuk(m): 10:23pm On Jul 14, 2008
Umuigbo Hiiiiii

Agaba123 ha(Ifyalways) e'release go gi? Ga kwaa medical check up. grin grin grin
Tosh onye aguru?
Babyo onye agwa iko
ChinyereN ibi na na washignton, Igara uni na baltimore?
Ifyalways  lipsrsealed lipsrsealed lipsrsealed lipsrsealed lipsrsealed

Queenisha:

Bikonu onye wu kwanu this felimbobo?
o nnenne,obu 2 fine,obu tasie.
gwanunu'm biko
Hmmmmm Mbobo aburo kwa nnenne biko nu. Mbobo bu kwarangida na oxford circus.
Ikomi ma onye obu very well. grin grin
Re: Igbo Kwenu ! Kwenu Kwezo Nu ! Join Us If You Proud To Be An Igbo Guy/lady by rubi(f): 3:13pm On Jul 15, 2008
@ chineyeN nwee ogologo ntachi obi n'aru nwa nne gi biko

@ ifyalways kedu ka imere biko anam eche moi-moi- nkem
Re: Igbo Kwenu ! Kwenu Kwezo Nu ! Join Us If You Proud To Be An Igbo Guy/lady by agaba123(m): 10:16pm On Jul 15, 2008
fromuk:

Umuigbo Hiiiiii

Agaba123 ha(Ifyalways) e'release go gi? Ga kwaa medical check up. grin grin grin
Tosh onye aguru?
Babyo onye agwa uko
ChinyereN ibi na na washignton, Igara uni na baltimore?
Ifyalways lipsrsealed lipsrsealed lipsrsealed lipsrsealed lipsrsealed
Hmmmmm Mbobo aburo kwa nnenne biko nu. Mbobo bu kwarangida na oxford circus.
Ikomi ma onye obu very well. grin grin

O dika ihe a ginna nnenne na-akwa abaala gi na anya, ka I bu onye nnuri ihe ma oburu uche Ogbuagu, lol

Presido, Olia
Re: Igbo Kwenu ! Kwenu Kwezo Nu ! Join Us If You Proud To Be An Igbo Guy/lady by ChinenyeN(m): 4:03am On Jul 16, 2008
@ ifyalways, nsogbu adighi, and agaghi m aku nwanne m nwanyi ihe. Enwere m ndidi.

@ fromuk, ebi m na North Carolina. Mu ebighi na Washington D.C. Okwa o'u Washington D.C. ka i na-ekwu?

@ rubi, enwere m ogologo ntachi obi. O bu ihe mere m si hafu iku nwanne m nwanyi ihe. Thank you though. Gi na ifyalways, unu emeela na ihe unu kwuru. M ga na-echeta ya.
Re: Igbo Kwenu ! Kwenu Kwezo Nu ! Join Us If You Proud To Be An Igbo Guy/lady by otele(m): 7:18pm On Jul 16, 2008
onye no0 ya eeee

otele efebatalanuo oooooo

otele mgbeke, otele ahu ushi grin

n'efeghari na nairaland, o febatala n'ogbako ndi igbo,

olee onye no ebe a oooootele n'aju ajuju oooooo
Re: Igbo Kwenu ! Kwenu Kwezo Nu ! Join Us If You Proud To Be An Igbo Guy/lady by Queenisha: 7:43pm On Jul 16, 2008
otele:

onye no0 ya eeee

otele efebatalanuo oooooo

otele mgbeke, otele ahu ushi grin

n'efeghari na nairaland, o febatala n'ogbako ndi igbo,

olee onye no ebe a oooootele n'aju ajuju oooooo

Otele kedu my brother.
Okwa nwanne gi nwanyi n'ekele
aham e change go kwa ozo
Re: Igbo Kwenu ! Kwenu Kwezo Nu ! Join Us If You Proud To Be An Igbo Guy/lady by otele(m): 7:59pm On Jul 16, 2008
kedukwanu ihe bu aha gi na mbu?
Re: Igbo Kwenu ! Kwenu Kwezo Nu ! Join Us If You Proud To Be An Igbo Guy/lady by ukukaegbu(m): 3:09pm On Jul 17, 2008
ndi igbo kwenu, obi di m uto. Alatala m ulo. A bu m onye umuahia. Umunnem na umunnam, ndeewo nu o.
Re: Igbo Kwenu ! Kwenu Kwezo Nu ! Join Us If You Proud To Be An Igbo Guy/lady by toshmann(m): 4:05pm On Jul 18, 2008
igbo wu igbo mmamma nu ooooooo

o bu toshmann nwa mama na ekele unu oooooo
Re: Igbo Kwenu ! Kwenu Kwezo Nu ! Join Us If You Proud To Be An Igbo Guy/lady by agaba123(m): 4:48pm On Jul 18, 2008
toshmann:

igbo wu igbo mmamma nu ooooooo

o bu toshmann nwa mama na ekele unu oooooo

Aha ahu ezughi oke etu e si etu gi ya, Okuko rapu kwom, O ga-eji gini zuo umu ya, Nke onye na-eme ka-ejiri mara ya, Okwa ahia oye na-azu ka O mara oge ya.

Toshman nwa amama anu a na-agba egeb O na-acho condom, Ogwula m
Igbo bu Igbo ekele m unu?
Re: Igbo Kwenu ! Kwenu Kwezo Nu ! Join Us If You Proud To Be An Igbo Guy/lady by toshmann(m): 4:54pm On Jul 18, 2008
lol

fake mu ooooo cheesy

ifylayer 1 of nairalandi

fake, anurum na ibutela oria obiri n'aja ocha grin nke ndi bekee na akpo AIDS grin

O wu ezi okwu? cheesy
Re: Igbo Kwenu ! Kwenu Kwezo Nu ! Join Us If You Proud To Be An Igbo Guy/lady by agaba123(m): 7:03pm On Jul 18, 2008
toshmann:

lol

fake mu ooooo cheesy

ifylayer 1 of nairalandi

fake, anurum na ibutela oria obiri n'aja ocha grin nke ndi bekee na akpo AIDS grin

O wu ezi okwu? cheesy
Chei Anu a na=agba egbe O na-aco condoo, Olia
Mbanu, Obiri na aja ocha na-atu okpu nnabuenyi egwu, lol

O ya mere iji aza ya n'aha, o ka abu ma ugbua, anyi a na-ekwe, ebezina akwa nwanne no na enigwe ebezina akwa,

Iwerela okpu nnabenyi nafere, Toshinwanyi nwa amama anu a na-gba egbe O na-acho, fill in the blank
Re: Igbo Kwenu ! Kwenu Kwezo Nu ! Join Us If You Proud To Be An Igbo Guy/lady by toshmann(m): 7:16pm On Jul 18, 2008
fake de fake cheesy

metropolitan police na acho gi, i daba n'ime panti ify, n'eti odeshi grin

ugbua in'aza zi agaba. . . hehehehehe. . . ebelebe igba . . . ma ya wurukwa darfur grin

ugbua i ga akpuru ekpo agaba kpushie ihu gi na london. ndi eke bia, gi idaba n'ime mmiri fuo grin grin
after all ebe ibi now(panti ify) o bu so-so mmiri-mmiri juru ya grin grin grin

fake biko ya gazie, aguru abiakwala ka osi abia. BabyO achoghi i fax-iri m daily moi-moi, aga m a-reportu ya n'aka ogbako igbo. eme ya asi na a bum nwa nne ya, okwa abiala m obodo obama now, still ahubeghi m ya

nwanne, afo di mpka, ka m ga mee ka imere.
Re: Igbo Kwenu ! Kwenu Kwezo Nu ! Join Us If You Proud To Be An Igbo Guy/lady by fromuk(m): 7:31pm On Jul 18, 2008
@fake
asokwa gi zaa agaba123 ma obu ekpo-abasi ma obu maskurade ndi uwe rondon ma gi grin grin grin

@Tosh
Hapu babyo, mai mai ya na enwe k-leg. ya ga abu salt di too much ya wuru na ose nsukka di three much.

Agaba123 aputa go ify alakpoo.

chineke nyere onu abuo aka na ndu ebebe cool cool cool cool

Igbo ya ga zieee nu.
Re: Igbo Kwenu ! Kwenu Kwezo Nu ! Join Us If You Proud To Be An Igbo Guy/lady by agaba123(m): 6:41pm On Jul 19, 2008
fromuk:

@fake
asokwa gi zaa agaba123 ma obu ekpo-abasi ma obu maskurade ndi uwe rondon ma gi grin grin grin

@Tosh
Hapu babyo, mai mai ya na enwe k-leg. ya ga abu salt di too much ya wuru na ose nsukka di three much.

Agaba123 aputa go ify alakpoo.

chineke nyere onu abuo aka na ndu ebebe cool cool cool cool

Igbo ya ga zieee nu.

Hahahahaha fromUK aka Pres , kedu ihe I na-ekwu? Lol mu na oney isi ndi Scotland yard ka kpachara nkata ugbua, Ogwarokwa m na a na-acho m acho,
Kwukwe eziokwu maka a ga m akpo ya ugbua, M kpoo ya m gwa ya aha gi, Kedu maka Nnene

Aru adiro Ify O di ka O di ime, ka any ka na-elegodu a ga am agwa unu,
Re: Igbo Kwenu ! Kwenu Kwezo Nu ! Join Us If You Proud To Be An Igbo Guy/lady by rubi(f): 7:47pm On Jul 19, 2008
agaba123:

Hahahahaha fromUK aka Pres , kedu ihe I na-ekwu? Lol mu na oney isi ndi Scotland yard ka kpachara nkata ugbua, Ogwarokwa m na a na-acho m acho,
Kwukwe eziokwu maka a ga m akpo ya ugbua, M kpoo ya m gwa ya aha gi, Kedu maka Nnene

Aru adiro Ify O di ka O di ime, ka any ka na-elegodu a ga am agwa unu,

Aha mu bu m rubi emisielem ify biko onye huru ya kwa ya na mu n'acho ya
Re: Igbo Kwenu ! Kwenu Kwezo Nu ! Join Us If You Proud To Be An Igbo Guy/lady by Uche2nna(m): 7:50pm On Jul 19, 2008
fromuk:

@fake
asokwa gi zaa agaba123 ma obu ekpo-abasi ma obu maskurade ndi uwe rondon ma gi grin grin grin

@Tosh
Hapu babyo, mai mai ya na enwe k-leg. ya ga abu salt di too much ya wuru na ose nsukka di three much.

Agaba123 aputa go ify alakpoo.

chineke nyere onu abuo aka na ndu ebebe cool cool cool cool

Igbo ya ga zieee nu.
toshmann:

fake de fake cheesy

metropolitan police na acho gi, i[b] daba n'ime panti ify, n'eti odeshi grin[/b]
ugbua in'aza zi agaba. . . hehehehehe. . . ebelebe igba . . . ma ya wurukwa darfur grin

ugbua i ga akpuru ekpo agaba kpushie ihu gi na london. ndi eke bia, gi idaba n'ime mmiri fuo grin grin
after all ebe ibi now(panti ify) o bu so-so mmiri-mmiri juru ya grin grin grin

fake biko ya gazie, aguru abiakwala ka osi abia. BabyO achoghi i fax-iri m daily moi-moi, aga m a-reportu ya n'aka ogbako igbo. eme ya asi na a bum nwa nne ya, okwa abiala m obodo obama now, still ahubeghi m ya

nwanne, afo di mpka, ka m ga mee ka imere.


cheesy
Re: Igbo Kwenu ! Kwenu Kwezo Nu ! Join Us If You Proud To Be An Igbo Guy/lady by agaba123(m): 10:10pm On Jul 19, 2008
toshmann:

fake de fake cheesy

metropolitan police na acho gi, i daba n'ime panti ify, n'eti odeshi grin

ugbua in'aza zi agaba. . . hehehehehe. . . ebelebe igba . . . ma ya wurukwa darfur grin

ugbua i ga akpuru ekpo agaba kpushie ihu gi na london. ndi eke bia, gi idaba n'ime mmiri fuo grin grin
after all ebe ibi now(panti ify) o bu so-so mmiri-mmiri juru ya grin grin grin

fake biko ya gazie, aguru abiakwala ka osi abia. BabyO achoghi i fax-iri m daily moi-moi, aga m a-reportu ya n'aka ogbako igbo. eme ya asi na a bum nwa nne ya, okwa abiala m obodo obama now, still ahubeghi m ya

nwanne, afo di mpka, ka m ga mee ka imere.

Tosh imanu na onweghi a na-eme onye ami, I ma ka mu na onye isi scotland si eme, Mgbe m biara gbaputa gi, onweghi juru ase ego, a nara m mkpana aka nihi na mu na ha maara nke oma

Toshi Ujo adighi,

I makwa na O dighi eshi, panti ify na-enye Obara ma o buru na I maghi , lo
Re: Igbo Kwenu ! Kwenu Kwezo Nu ! Join Us If You Proud To Be An Igbo Guy/lady by ibobabe(f): 1:08pm On Jul 20, 2008
igbo kwenu!

abum onye ofuu ebea

obodom bu nnokwa,idemmili south anambra state
mama m bu onye okija,  grin
Re: Igbo Kwenu ! Kwenu Kwezo Nu ! Join Us If You Proud To Be An Igbo Guy/lady by agaba123(m): 2:58pm On Jul 20, 2008
Ibobabe kedu?

Kedu ka eke si anya anwu na Ukraine?
Nno
Re: Igbo Kwenu ! Kwenu Kwezo Nu ! Join Us If You Proud To Be An Igbo Guy/lady by ibobabe(f): 5:56pm On Jul 20, 2008
daalu agaba

adim mma,mana
aghotarom ife bu eke si anya anwu
ndo, smiley
Re: Igbo Kwenu ! Kwenu Kwezo Nu ! Join Us If You Proud To Be An Igbo Guy/lady by Uche2nna(m): 6:13pm On Jul 20, 2008
Nwatakiri, I bu kwa onye igbo? angry

Kedu ka eke si anya anwu connotes "how are things going on in Ukraine"?
Re: Igbo Kwenu ! Kwenu Kwezo Nu ! Join Us If You Proud To Be An Igbo Guy/lady by ibobabe(f): 6:24pm On Jul 20, 2008
Uche2nna:


Nwatakiri, I bu kwa onye igbo? angry

Kedu ka eke si anya anwu connotes "how are things going on in Ukraine"?

gaa welu oche,onye ka ina akpo nwatakili?
oo ife niine ka mmadu ga ama??
abum onye igbo kajaa akaja grin grin

@ agaba
ife niine di mma na ukraine
Re: Igbo Kwenu ! Kwenu Kwezo Nu ! Join Us If You Proud To Be An Igbo Guy/lady by Uche2nna(m): 6:31pm On Jul 20, 2008
That saying is a very popular saying back home. Its like saying "whats up" in the US. tongue


Anyways, Onye amuru na ala ndi ofe mmanu, gini ka o ga amakwanu tongue
Re: Igbo Kwenu ! Kwenu Kwezo Nu ! Join Us If You Proud To Be An Igbo Guy/lady by ibobabe(f): 6:41pm On Jul 20, 2008
nke anwa bu okwu aka gi
amuum na be ndi ofe mmanu mana ebim na enugu
anuberom ife anwa maka na ndi bem anaro ekwu ya undecided undecided
Re: Igbo Kwenu ! Kwenu Kwezo Nu ! Join Us If You Proud To Be An Igbo Guy/lady by Uche2nna(m): 6:52pm On Jul 20, 2008
ibobabe:

nke anwa bu okwu aka gi
amuum na be ndi ofe mmanu mana ebim na enugu
anuberom ife anwa maka na ndi bem anaro ekwu ya undecided undecided

Maybe U should try listening to ndi be ndi ozo for a change


Anyways, welcome to the Igbo forum on NL. Time to pay ur monthly dues and we usually collect 6 months upfront cool
Re: Igbo Kwenu ! Kwenu Kwezo Nu ! Join Us If You Proud To Be An Igbo Guy/lady by agaba123(m): 8:05pm On Jul 20, 2008
ibobabe:

daalu agaba

adim mma,mana
aghotarom ife bu eke si anya anwu
ndo,  smiley
Nne it means , what's up with you?

Igbo gi di uto sha.
Re: Igbo Kwenu ! Kwenu Kwezo Nu ! Join Us If You Proud To Be An Igbo Guy/lady by ibobabe(f): 8:07pm On Jul 20, 2008
@ uche2nna
loool
ok,mga ege ndi ebe ozo nti from now,

sure,i'll pay, tongue tongue

@ agaba

im cool ooo
thanks anyways
ope na all these compliments gba aka?
grin grin
Re: Igbo Kwenu ! Kwenu Kwezo Nu ! Join Us If You Proud To Be An Igbo Guy/lady by agaba123(m): 8:18pm On Jul 20, 2008
hahahaha, nne kedu ihe I na-achozi ikwu?

O na m enwerozi ike inye gi compliment,

O di gi ka onwere ihe m bu n'obi?

grin grin grin
Re: Igbo Kwenu ! Kwenu Kwezo Nu ! Join Us If You Proud To Be An Igbo Guy/lady by ibobabe(f): 8:24pm On Jul 20, 2008
munwa?? shocked shocked
onwerokwa ifem na ekwu tongue

mana okakwaalu gi mma na onwero ife ibu n'obi
udi speed compliments gi ji abia na atum ujo
grin grin
Re: Igbo Kwenu ! Kwenu Kwezo Nu ! Join Us If You Proud To Be An Igbo Guy/lady by agaba123(m): 8:32pm On Jul 20, 2008
ibobabe:

munwa?? shocked shocked
onwerokwa ifem na ekwu tongue

mana okakwaalu gi mma na onwero ife ibu n'obi
udi speed compliments gi ji abia na atum ujo
grin grin

Ujo atula gi omalicha, adighi m ata aru,

Obi m di ocha, ife m kwesiri ime ka m na-eme, anya huru ugo jaa ya mma nihi na anaghi ahu go baa.


I nwero nsogbu chaa

(1) (2) (3) ... (484) (485) (486) (487) (488) (489) (490) ... (579) (Reply)

Nairaland Official Igbo, Hausa and Yoruba Dictionary / Lists Of Yoruba Names And Their English Meaning. / ..

Viewing this topic: 1 guest(s)

(Go Up)

Sections: politics (1) business autos (1) jobs (1) career education (1) romance computers phones travel sports fashion health
religion celebs tv-movies music-radio literature webmasters programming techmarket

Links: (1) (2) (3) (4) (5) (6) (7) (8) (9) (10)

Nairaland - Copyright © 2005 - 2024 Oluwaseun Osewa. All rights reserved. See How To Advertise. 51
Disclaimer: Every Nairaland member is solely responsible for anything that he/she posts or uploads on Nairaland.