Welcome, Guest: Register On Nairaland / LOGIN! / Trending / Recent / New
Stats: 3,174,930 members, 7,893,530 topics. Date: Thursday, 18 July 2024 at 12:00 PM

Igbo Kwenu ! Kwenu Kwezo Nu ! Join Us If You Proud To Be An Igbo Guy/lady - Culture (486) - Nairaland

Nairaland Forum / Nairaland / General / Culture / Igbo Kwenu ! Kwenu Kwezo Nu ! Join Us If You Proud To Be An Igbo Guy/lady (479268 Views)

Why Are You Proud To Be Nigerian? / Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady / Igbo Kwenu! kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/Lady (2) (3) (4)

(1) (2) (3) ... (483) (484) (485) (486) (487) (488) (489) ... (579) (Reply) (Go Down)

Re: Igbo Kwenu ! Kwenu Kwezo Nu ! Join Us If You Proud To Be An Igbo Guy/lady by agaba123(m): 5:17pm On Jul 11, 2008
toshmann:

LOL cheesy

david abeg make i go chop. 3 don de knack, you too much grin

cheers wink
Toshi
Toshie
Toshiba

Ugboro ole ka m kporo gi?
Toshieeeeeeeeeeeeeeeeeeeeeeeeeeeeeeeeeee
Re: Igbo Kwenu ! Kwenu Kwezo Nu ! Join Us If You Proud To Be An Igbo Guy/lady by darfur(m): 6:33pm On Jul 11, 2008
oleekwanu onye n'aza agaba na threadia grin grin grin

ndi b'anyi ga egbu m egbu grin

bia, soo nwa iberibe a (toshman) ka di ndu grin

okay kwa o, tosh ya gazie o. jisike tinye ihe gi na panti

iruchaala ala n'ile iruru na cardiff/london gbafuo free from obodo a.

i na agbali. ofola nke ozo(faketan). ndi uwe ojii ka n'acho ya pieces
Re: Igbo Kwenu ! Kwenu Kwezo Nu ! Join Us If You Proud To Be An Igbo Guy/lady by agaba123(m): 12:03am On Jul 13, 2008
Bia dafur kpachapu anya gi ooo.

Kpachara giiiiiiiiiioooo


Hapu Toshi aka,
Isi Fake mere gi nini?
Re: Igbo Kwenu ! Kwenu Kwezo Nu ! Join Us If You Proud To Be An Igbo Guy/lady by ifyalways(f): 7:38pm On Jul 13, 2008
unu a na agakwa uka ? shocked shocked shocked shocked
unu gere egwu nzoputa kiss


https://www.youtube.com/watch?v=VzCpLdvIeFA
Ihunanya kacha ibe ya kiss kiss kiss kiss
ole ebe Patty no ugbua sef,umu igbo
izu uka ohuru oma nu smiley
Re: Igbo Kwenu ! Kwenu Kwezo Nu ! Join Us If You Proud To Be An Igbo Guy/lady by ChinenyeN(m): 12:40am On Jul 14, 2008
Igbo Kwenu! Kedu ka unu di?

Well, asi m ka m bia kelee unu n'ile, maakwa otu unu di. Ahu o di unu n'ile? Anyway, ahuru m na o di onye na-acho imuta otu eji-asu asusu Igbo.

I was once like you Onyinye2. I understood Igbo, but could only reply in weak phrases to my parents, it wasn't until about 3 years ago (Junior in High School) that I met another Igbo boy that came to the US around the same time that I came to the US and he spoke better Igbo than I. Then again, he had older siblings, and I'm the oldest of all my siblings, but still, the fact is that he spoke better Igbo than me. It then made me realize that I need to learn this language quickly (because it almost became like a competition for me). Now I understand, speak, read, and write fluently (depending on which dialect I'm hearing, or reading). What it takes is willingness to learn it. Speak, make mistakes and get corrected. Also try to surround yourself with people that speak the language or always listen carefully whenever you hear people speak. One of the things that helped me alot was thinking in Igbo. Instead of thinking words and sentences in English, I would think them in Igbo and then say them to my hearing to see if they sounded right. If I had questions I asked my parents. Now I no longer ask and I just speak. Also, I'm not sure if anyone has given you this link or not, but here ---> http://ilc.igbonet.com It is a link to a site that teaches Igbo that my father gave to me some time ago, long before I showed interest in learning Igbo. It helped me alot.

Aside from that, dika ifyalways si kwuo, "izu uka ohuru oma nu".
Re: Igbo Kwenu ! Kwenu Kwezo Nu ! Join Us If You Proud To Be An Igbo Guy/lady by youngies(m): 1:30pm On Jul 14, 2008
Hmmm, ndi na amu Igbo n'nka  tongue

Well . . . mgbe onye jiri teta ura bu ututu ya  wink
Re: Igbo Kwenu ! Kwenu Kwezo Nu ! Join Us If You Proud To Be An Igbo Guy/lady by youngies(m): 1:36pm On Jul 14, 2008
O di mma ka nwanyi mechera jitua agafu nwoke Toshman

Tosh makwara na ndi n'eche ka nwunye gi muta nwa nwanyi di otutu cheesy
Re: Igbo Kwenu ! Kwenu Kwezo Nu ! Join Us If You Proud To Be An Igbo Guy/lady by rubi(f): 4:09pm On Jul 14, 2008
ChinenyeN:

Igbo Kwenu! Kedu ka unu di?

Well, asi m ka m bia kelee unu n'ile, maakwa otu unu di. Ahu o di unu n'ile? Anyway, ahuru m na o di onye na-acho imuta otu eji-asu asusu Igbo.

I was once like you Onyinye2. I understood Igbo, but could only reply in weak phrases to my parents, it wasn't until about 3 years ago (Junior in High School) that I met another Igbo boy that came to the US around the same time that I came to the US and he spoke better Igbo than I. Then again, he had older siblings, and I'm the oldest of all my siblings, but still, the fact is that he spoke better Igbo than me. It then made me realize that I need to learn this language quickly (because it almost became like a competition for me). Now I understand, speak, read, and write fluently (depending on which dialect I'm hearing, or reading). What it takes is willingness to learn it. Speak, make mistakes and get corrected. Also try to surround yourself with people that speak the language or always listen carefully whenever you hear people speak. One of the things that helped me alot was thinking in Igbo. Instead of thinking words and sentences in English, I would think them in Igbo and then say them to my hearing to see if they sounded right. If I had questions I asked my parents. Now I no longer ask and I just speak. Also, I'm not sure if anyone has given you this link or not, but here ---> http://ilc.igbonet.com It is a link to a site that teaches Igbo that my father gave to me some time ago, long before I showed interest in learning Igbo. It helped me alot.

Aside from that, dika ifyalways si kwuo, "izu uka ohuru oma nu".

Igba lia la too much
Re: Igbo Kwenu ! Kwenu Kwezo Nu ! Join Us If You Proud To Be An Igbo Guy/lady by rubi(f): 4:18pm On Jul 14, 2008
ifyalways:

unu a na agakwa uka ? shocked shocked shocked shocked
unu gere egwu nzoputa kiss


https://www.youtube.com/watch?v=VzCpLdvIeFA
Ihunanya kacha ibe ya kiss kiss kiss kiss
ole ebe Patty no ugbua sef,umu igbo
izu uka ohuru oma nu smiley

I che tara lam maka nwoke a Nnam huru nwoke a n'anya nke ukwu with passion egwu ya n'emetum n'nmuo
Re: Igbo Kwenu ! Kwenu Kwezo Nu ! Join Us If You Proud To Be An Igbo Guy/lady by toshmann(m): 6:02pm On Jul 14, 2008
youngies:

O di mma ka nwanyi mechera jitua agafu nwoke Toshman

Tosh makwara na ndi n'eche ka nwunye gi muta nwa nwanyi di otutu cheesy

mgbo . . . mgbo . . . mgbo . . . .piapukwa the total of them ishi(ma oburukwa zeburudaya)

i na eche mgbe m ga amuta nwanyi

ndi iro m grin ha achurula m bia taa grin grin grin

aga m eji ose tee ha na ihe ha jiri wuru nwoke grin
Re: Igbo Kwenu ! Kwenu Kwezo Nu ! Join Us If You Proud To Be An Igbo Guy/lady by agaba123(m): 7:22pm On Jul 14, 2008
Toshi kedu ebe isi na Igara?
Re: Igbo Kwenu ! Kwenu Kwezo Nu ! Join Us If You Proud To Be An Igbo Guy/lady by agaba123(m): 7:23pm On Jul 14, 2008
Nke nwanyi o si gi agwazila m okwu?
Toshi, aga m agwa ya maka ije gina feli bombo
e ji m maka gi were ihere loo ukwara

ugbua I na-agbazi m nkele ukwu.

Bia ka anyi karia
Toshi toshieeeeeeeeeeeeee

Toshinwanyi

Toshinwanyieeeeeeeeeeeeeeeee
Anu a na-agba egbe O na-acho CD
Re: Igbo Kwenu ! Kwenu Kwezo Nu ! Join Us If You Proud To Be An Igbo Guy/lady by toshmann(m): 7:27pm On Jul 14, 2008
agaba cheesy

agaba agabala nu oooooo grin

bia, biko onye ka ibu? amaghikwa m onye n'aza agaba. and yet, agaba dika o ma m, maruo m ala shocked

biko gwa m your former name, ama m na i ga abu some dude change-iri aha grin courtesy of banning grin grin

oya gwam, onye ka ibu angry
Re: Igbo Kwenu ! Kwenu Kwezo Nu ! Join Us If You Proud To Be An Igbo Guy/lady by agaba123(m): 7:30pm On Jul 14, 2008
toshmann:

agaba cheesy

agaba agabala nu oooooo grin

bia, biko onye ka ibu? amaghikwa m onye n'aza agaba. and yet, agaba dika o ma m, maruo m ala shocked

biko gwa m your former name, ama m na i ga abu some dude change-iri aha grin courtesy of banning grin grin

oya gwam, onye ka ibu angry
Nwoke ikwesiri imata uda olu m,

Mgbe ijere nga b'ihi felibombo. kedu onye biara gbaputa gi?

Ichezogo?
Bia , ngbe feli biara inata ugwo iji ya, onye biara naa ghi mkpanaka?

Iza ajuju a nke oma
I ga amata onye bu agaba
Re: Igbo Kwenu ! Kwenu Kwezo Nu ! Join Us If You Proud To Be An Igbo Guy/lady by agaba123(m): 7:33pm On Jul 14, 2008
Toshi a ga m eje igwa mpa gi na idara ule na January.

Adoro m gi aka na nti ma ichoghi inu.
Iwere oge i ga-eji agu akwukwu ga biri na city center.

Kedu maka nwa Kenya?
Re: Igbo Kwenu ! Kwenu Kwezo Nu ! Join Us If You Proud To Be An Igbo Guy/lady by toshmann(m): 7:36pm On Jul 14, 2008
bia bia bia . . . . ibu onye nke hapuru ulo ya o kwuru ugwo for 2 yrs ga n'ime panti ify ga mere residence ya?(fake)

ka i bu onye nke ozo n'asa toilet na central london? (darfur)

hmmmn, mba, darfur na abia na forum a recently. . . . . o change-ibeghi aha ya. . . . hmmmn . . . otego fake biara. . . . and ndi uwe ojii obodo eliza ka n'acho fake . . . . . hmmmn . . .  hehehehe. . .  cheesy . . . fake mu o . . . . .  cheesy cheesy cheesy fake nwanne m oooo cheesy cheesy

i ga bi n'ime ebe ahu n'ehi ushi baaaad(panti ify) grin grin grin grin
Re: Igbo Kwenu ! Kwenu Kwezo Nu ! Join Us If You Proud To Be An Igbo Guy/lady by toshmann(m): 7:39pm On Jul 14, 2008
fake how body? cheesy

agabafake grin grin

fake eh, imakwa na mpa m amaghi na adara m ule ahu. emechara legharia ya na june. o ga adi nma, mana agbapuru m cardiff fast fast gbaga obodo bush i ga hu nwa ada m. mu na ya nu na new jersey last 2 wks, but ujo ka na atu m o, maka agwala m nwanne m, mu na ya no na amego m graduate. ndia kwada m, wahala dey o grin grin
Re: Igbo Kwenu ! Kwenu Kwezo Nu ! Join Us If You Proud To Be An Igbo Guy/lady by agaba123(m): 7:41pm On Jul 14, 2008
Toshie ebe ahu m gara biri amaka

trust me, nani isi I ganu ebe ahu di sexy, wow,

ka m kwudebe eme ije chowa felibombo
kedu ka eke si anya anwu?
Re: Igbo Kwenu ! Kwenu Kwezo Nu ! Join Us If You Proud To Be An Igbo Guy/lady by toshmann(m): 7:43pm On Jul 14, 2008
eke anyagbuola onwe ya n'anwu.

bia fake,. . . . felimbombo kwanu ? . . . . e miss-iri m ya oo . . . shhh . . . . ekwusikwala ya ike
Re: Igbo Kwenu ! Kwenu Kwezo Nu ! Join Us If You Proud To Be An Igbo Guy/lady by agaba123(m): 7:44pm On Jul 14, 2008
toshmann:

fake how body? cheesy

agabafake grin grin

fake eh, imakwa na mpa m amaghi na adara m ule ahu. emechara legharia ya na june. o ga adi nma, mana agbapuru m cardiff fast fast gbaga obodo bush i ga hu nwa ada m. mu na ya nu na new jersey last 2 wks, but ujo ka na atu m o, maka agwala m nwanne m, mu na ya no na amego m graduate. ndia kwada m, wahala dey o grin grin
Chei gbachi ndi Cardiff nkiti.

Ha were onu ha ji eri ede ria nsi, akapamu ha isi.

Nke ugbua O ga adi mma, Inu nwanne mmadu. Agaghi agwa mpa gi.

Kedu maka o no gi n'obi? (ma o bukwara ezi okwu) cheesy cheesy cheesy cheesy
Re: Igbo Kwenu ! Kwenu Kwezo Nu ! Join Us If You Proud To Be An Igbo Guy/lady by Queenisha: 7:46pm On Jul 14, 2008
toshmann:

eke anyagbuola onwe ya n'anwu.

bia fake,. . . . felimbombo kwanu ? . . . . e miss-iri m ya oo . . . shhh . . . . ekwusikwala ya ike
Bikonu onye wu kwanu this felimbobo?
o nnenne,obu 2 fine,obu tasie.
gwanunu'm biko
Re: Igbo Kwenu ! Kwenu Kwezo Nu ! Join Us If You Proud To Be An Igbo Guy/lady by agaba123(m): 7:46pm On Jul 14, 2008
toshmann:

eke anyagbuola onwe ya n'anwu.

bia fake,. . . . felimbombo kwanu ? . . . . e miss-iri m ya oo . . . shhh . . . . ekwusikwala ya ike
hahahaha, bodi dee inside cloth jare

ihe na acho ime identify ekwere shaki bodi,

O ga-adi mma any how
Re: Igbo Kwenu ! Kwenu Kwezo Nu ! Join Us If You Proud To Be An Igbo Guy/lady by Queenisha: 7:48pm On Jul 14, 2008
toshmann:

fake how body? cheesy

agabafake grin grin

fake eh, imakwa na mpa m amaghi na adara m ule ahu. emechara legharia ya na june. o ga adi nma, mana agbapuru m cardiff fast fast gbaga obodo bush i ga hu nwa ada m. mu na ya nu na new jersey last 2 wks, but ujo ka na atu m o, maka agwala m nwanne m, mu na ya no na amego m graduate. ndia kwada m, wahala dey o grin grin

ga kwa banye chapleti na nmiri
agwo no n'akirika!
Re: Igbo Kwenu ! Kwenu Kwezo Nu ! Join Us If You Proud To Be An Igbo Guy/lady by agaba123(m): 7:49pm On Jul 14, 2008
toshmann:

eke anyagbuola onwe ya n'anwu.

bia fake,. . . . felimbombo kwanu ? . . . . e miss-iri m ya oo . . . shhh . . . . ekwusikwala ya ike
Toshi feli juru m ese gi, in fact ojugideela ma ase gi ike gwu. Ma na I manu na o soso gi na feli ma ka unu si eme. O naghi adabara m u na ya

I nwekwara ike kpoo ya , O siri m gwa gi were nomba ahu nke iji kpoo ya
Re: Igbo Kwenu ! Kwenu Kwezo Nu ! Join Us If You Proud To Be An Igbo Guy/lady by toshmann(m): 7:50pm On Jul 14, 2008
Queenisha:

ga kwa banye chapleti na nmiri
agwo no n'akirika!

cheeeeeei

BabyO adaputala from nowhere grin

nne o cheesy   adamma cheesy   ada bekeee cheesy

chapleti m no n'ime water tank grin
Re: Igbo Kwenu ! Kwenu Kwezo Nu ! Join Us If You Proud To Be An Igbo Guy/lady by toshmann(m): 7:52pm On Jul 14, 2008
faketan na BabyO

bikonu ka m gaa sie ihe m ga eri, aguru abiala with style grin
Re: Igbo Kwenu ! Kwenu Kwezo Nu ! Join Us If You Proud To Be An Igbo Guy/lady by agaba123(m): 7:55pm On Jul 14, 2008
toshmann:

faketan na BabyO

bikonu ka m gaa sie ihe m ga eri, aguru abiala with style grin


Ngwa nu Toshi ya gazieee.
Mbosi nta ka achia na owere nchi
Re: Igbo Kwenu ! Kwenu Kwezo Nu ! Join Us If You Proud To Be An Igbo Guy/lady by Queenisha: 7:57pm On Jul 14, 2008
chai Tosh okwa owuru na i no this side,ana'm eme moi moi ugbua.
Esi chala m jollof rice m
Re: Igbo Kwenu ! Kwenu Kwezo Nu ! Join Us If You Proud To Be An Igbo Guy/lady by echelon(m): 8:00pm On Jul 14, 2008
Biko nu umunne m, ka m jukwaa nu, agaba123=faketan?

Okwa a si na onye ajuju anaghi efu uzo?
Re: Igbo Kwenu ! Kwenu Kwezo Nu ! Join Us If You Proud To Be An Igbo Guy/lady by agaba123(m): 8:14pm On Jul 14, 2008
echelon:

Biko nu umunne m, ka m jukwaa nu, agaba123=faketan?

Okwa a si na onye ajuju anaghi efu uzo?
Atuo ilu nkaka nkata, ?echelon
Re: Igbo Kwenu ! Kwenu Kwezo Nu ! Join Us If You Proud To Be An Igbo Guy/lady by ifyalways(f): 9:01pm On Jul 14, 2008
Queenisha:

chai Tosh okwa owuru na i no this side,ana'm eme moi moi ugbua.
Esi chala m jollof rice m
habaoge o bula gi na moi-moi cheesy marakwa ma next username gi a ga abu elele-iko cheesy lol i can assure you na i zaa di aha,banning wud pass over you cheesy ndeewo
@ChineyeM longeeeeeeeeeeeeeeet oge.udo a dikwa na your side?dalu maka the link i sendiri Onyi bekke.
@rubi,egwu Patty na atom iche,o na akpolata uburum ulo wink kedu maka ezinaulo gi? kiss
Gc ole ije?udo kiss
@all unu anolaaaaaaaaa?
Re: Igbo Kwenu ! Kwenu Kwezo Nu ! Join Us If You Proud To Be An Igbo Guy/lady by ChinenyeN(m): 9:49pm On Jul 14, 2008
rubi, thank you. Ana m eme oke m nwere ike ime.

Ifyalways, yes. Oteela anya, ke mgbe m biara ebea last. Udo di, mana ihe merenu bu na nwanne m nwanyi na h'akpasu m iwe. Akparama agwa ya adighi mma at all. In fact, odika o choro ka m kuo ya ihe, mana agwara m onwe m na aga m ejide onwe m nkeoma, hafu iku ya ezigbo ihe. Ana m ariokwa Chineke ka o nyekwa m ike m ga-eji hafu nwanne m nwanyi aka, gbachi ya nkiti. Aside from that udo di, most definitely. As for onyinye2, nsogbu adighi. O si na o choro imuta asusu ndi nke ya. So enyere m ya the site ka o nwe ike imuta ya.

Also, Ifyalways, i ka na-akpokwa m ChinenyeM. Aha m bu ChinenyeN, mana nsogbu adighi, at least, ama m na o bu ma ka i na-akpo. So, nsogbu adighi.

(1) (2) (3) ... (483) (484) (485) (486) (487) (488) (489) ... (579) (Reply)

Nairaland Official Igbo, Hausa and Yoruba Dictionary / Lists Of Yoruba Names And Their English Meaning. / ..

(Go Up)

Sections: politics (1) business autos (1) jobs (1) career education (1) romance computers phones travel sports fashion health
religion celebs tv-movies music-radio literature webmasters programming techmarket

Links: (1) (2) (3) (4) (5) (6) (7) (8) (9) (10)

Nairaland - Copyright © 2005 - 2024 Oluwaseun Osewa. All rights reserved. See How To Advertise. 49
Disclaimer: Every Nairaland member is solely responsible for anything that he/she posts or uploads on Nairaland.