Welcome, Guest: Register On Nairaland / LOGIN! / Trending / Recent / New
Stats: 3,196,412 members, 7,961,268 topics. Date: Saturday, 28 September 2024 at 08:13 PM

Igbo Kwenu! kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/Lady - Culture (26) - Nairaland

Nairaland Forum / Nairaland / General / Culture / Igbo Kwenu! kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/Lady (125191 Views)

15 Reasons You Should Be Proud To Be A Nigerian(pics) / Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady / Igbo Kwenu ! Kwenu Kwezo Nu ! Join Us If You Proud To Be An Igbo Guy/lady (2) (3) (4)

(1) (2) (3) ... (23) (24) (25) (26) (27) (28) (29) ... (100) (Go Down)

Re: Igbo Kwenu! kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/Lady by Ikomi(m): 7:27pm On Apr 03, 2009
agabaI23:

essex?

okwu ahu putara mgbe Nwa dc na acho isi nwakwuna na onitsha na ya choro ikwa akwamiko iko.

Akwuna ahu siri ya

Nwa DC i choro ikwa iko

Nwa DC zara ya si, 'ee sex'! nke putara, 'yes sex 'maka na O maghi etu e si ekwu akwamiko na igbo.

Nwa dc laghachiri obodo ya je gbanwee aha ya ka o buru essex maka akwuna ahu mere ya obi uto.

Ya mere ndi essex ji ragbuo onwe ha na nwanyi.
Essex is the most promiscuous city in the UK grin

Boy you've been taking history lessons.

Onye ko'o'ro gi akuko aahhhh? Eche kwam na owu nani mu ma akuko aahhh.

Boy aga achoro gi Nobel Prize. angry
Re: Igbo Kwenu! kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/Lady by agabaI23(m): 3:42pm On Apr 04, 2009
Ikomi:

Boy you've been taking history lessons.

Onye ko'o'ro gi akuko aahhhh? Eche kwam na owu nani mu ma akuko aahhh.

Boy aga achoro gi Nobel Prize. angry
Gbakwa oso weta the nobel prize ya na $1.5m na-eso ya.
Re: Igbo Kwenu! kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/Lady by asha80(m): 9:48pm On Apr 04, 2009
Re: Igbo Kwenu! kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/Lady by amebono13: 2:39pm On Apr 06, 2009
umu igbo hi
Re: Igbo Kwenu! kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/Lady by platinumnk(f): 3:23pm On Apr 06, 2009
im proud, smiley
Re: Igbo Kwenu! kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/Lady by presido1: 9:30pm On Apr 06, 2009
Na lie ooh this thread no go die.

We must stay top all the time.

Igbo Ekeleeee m kiss kiss kiss
Re: Igbo Kwenu! kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/Lady by agabaI23(m): 10:42am On Apr 07, 2009
Presido

nani mgbe i na-edenye ihe na threadia bu mgbe post gi ga na-eso nke nwanyi.

Nsogbu dikwa. Umugbo marakwanu ihe a ga-eme presido ooo.
Re: Igbo Kwenu! kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/Lady by agabaI23(m): 4:13pm On Apr 07, 2009
Even OziomaHDTV adighizi abia ogbako? O gini na-afio umuibe?
Re: Igbo Kwenu! kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/Lady by otele(m): 8:15pm On Apr 07, 2009
ndi nile choro imata ebe otele bi, unu e needighi ibia middlesex i hum, onye choro ihu otele ihe o ga eme wu iyipu panti ya, lee anya ihe no nime panti ya grin

pres-elect

ika nokwa school grin kedu school i no sef cheesy i no southbank uni grin , ka owu londonmet wink enwere onye m na a suspecti na o wu gi na londonmet.
Re: Igbo Kwenu! kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/Lady by Winnergal(f): 1:15am On Apr 08, 2009
Chineke na akpo gi . . .
Re: Igbo Kwenu! kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/Lady by otukpo(f): 10:28am On Apr 09, 2009
Ndi igbo ekelem unu!
Unu o na emetukwa mmanu igbo? Ama m na ihe isi ike abughi nke unu.
Kwadosikwenu Easter a aa ofuma, maka na aga m abia n'ulo unu n'otu n'otu mbosi uka a bia rie osikapa, nukwa mmii.

Ana m asi unu Easter oma, Ka ngozi nke Onyenweanyi diri unu n'oge a.

Igbo kwezuooooooooooooooooooonuuuuuuuuuuuuuuuuuuuuoooooooooooooooooooo!!!
Re: Igbo Kwenu! kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/Lady by presido1: 3:55pm On Apr 09, 2009
Ikomi bia ka anyi laa easter, Aga m ano Lagos echi?
Kedu onye mara ma ga alacha ngwo na isi ewu?
Re: Igbo Kwenu! kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/Lady by preselect(m): 8:39pm On Apr 09, 2009
bikonu umunna m, iwe ewela unu, darfur ga eri nri. soo, agaghi m ala easter, aga m anu ebe a ruo oru easter with extra pay cheesy ihe siri ike biko grin

kelerenu m ndi igbo. but aga m eru ala igbo na ekeresimesi nke afo a, hoha. cheesy
Re: Igbo Kwenu! kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/Lady by ifyalways(f): 3:09pm On Apr 10, 2009
presido1:

Ikomi bia ka anyi laa easter, Aga m ano Lagos echi?
Kedu onye mara ma ga alacha ngwo na isi ewu?


Pres for real?e sim lagos bata taa.o buru na m mara na i na alota i for  undecided
agaba. . . . . . . kiss kiss kiss kiss kiss.gbaghara m biko.anu gbara ajo oso so i had to gba ya ajo egbe.
havvvy easter in advance mmadu dum.
biko,ndi Govano anyi na anwakwa.  cheesy
Owerri amakazi,govt bus everywhere.dat Udenwa shld just go siddon for shyte  tongue
Obi na agbalikwa na Anambra. . .  undecided .Ukwum erughi Enugu,Romy refused to take me dia  angry
Ikomi i bu onye ebe sef?Kogi ka o bu Nasarrawa?  angry angry angry
Pres-elect hehe . . . .ebelebe igba
Re: Igbo Kwenu! kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/Lady by preselect(m): 7:30pm On Apr 10, 2009
ify, igaruru owerri? isi na govano na agbali? eeeh? o choochi undecided ya jisike

ify a no m central london. agaghi m ala easter nke a, ego koro m baaad embarassed
ego kochara m eeh, eji ukwu kpagharia south london for 2 weeks, maka ejighi m buss pass. imagine. but ogaghi eme again cheesy kamakwa m gaa hotel ahu police jidere tosh na agaba, gaa there ga ruo cleaner for one month grin
Re: Igbo Kwenu! kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/Lady by Geniall: 7:37pm On Apr 10, 2009
pres-elect:

ify, igaruru owerri? isi na govano na agbali? eeeh? o choochi undecided ya jisike

ify a no m central london. agaghi m ala easter nke a, ego koro m baaad embarassed
ego kochara m eeh, eji ukwu kpagharia south london for 2 weeks, maka ejighi m buss pass. imagine. but ogaghi eme again cheesy kamakwa m gaa hotel ahu police jidere tosh na agaba, gaa there ga ruo cleaner for one month grin

grin Ama m na obughi m ka i na-agwa, ma na ihe a toro m ochi. Ewela iwe biko!

Unu jisiekwa ike!
Re: Igbo Kwenu! kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/Lady by preselect(m): 8:22pm On Apr 10, 2009
nwanne nsogbu adighi, na so life be. ahula m nke m, umu m agaghi ata ahuhu a, maka ataala m ahuhu for 5 generations, soo umu na umu umu m for 5 generation agaghi ata ahuhu wink
Re: Igbo Kwenu! kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/Lady by Hauwa1: 3:05am On Apr 11, 2009
umu mama m, kedu unu?

ebe ka madam je? a ni ma choro gi madam Nwando grin.
Re: Igbo Kwenu! kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/Lady by jona2: 4:01am On Apr 11, 2009
@*Hauwa*(militia) no matter how you try ,you will never be an igbo or a yoruba,stop be fake you are from the delta region.
Re: Igbo Kwenu! kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/Lady by romeo(m): 8:56am On Apr 11, 2009
*jona:

@*Hauwa*(militia) no matter how you try ,you will never be an igbo or a yoruba,stop be fake you are from the delta region.


When will illiterates stop coming to nairaland? angry angry angry
Re: Igbo Kwenu! kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/Lady by Hauwa1: 6:30pm On Apr 11, 2009
i wonder, me, Militia? who is Militia? some pple are wierd undecided and this jona should have his head checked. i am hausawa from koma, happy now?
romeo, happy easter. where is Osisi? banned?
Re: Igbo Kwenu! kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/Lady by romeo(m): 8:50pm On Apr 11, 2009
*Hauwa*:

i wonder, me, Militia? who is Militia? some pple are wierd undecided and this jona should have his head checked. i am hausawa from koma, happy now?
romeo, happy easter. where is Osisi? banned?


Omoge no mind am, Militia na Almond. Happy Easter too. Maybe Osisi is tired Now cheesy cheesy
Re: Igbo Kwenu! kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/Lady by agabaI23(m): 12:23am On Apr 12, 2009
happy easter ndi nke m.

Bianu onye bu genital ka o bu geniall? grin

dafur ndo! chei achigbugo m onwe m grin grin grin
Romeo
kedu maka how far?
Presido
kedu ije?

hausawa happy easter
Ify nga kiss kiss
Re: Igbo Kwenu! kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/Lady by romeo(m): 7:42am On Apr 12, 2009
agaba nwanna kedu ije? Happy easter nwoke ukwu.
Re: Igbo Kwenu! kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/Lady by chibaby5(f): 12:20am On Apr 13, 2009
happy easter err1 kiss
Re: Igbo Kwenu! kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/Lady by romeo(m): 2:18pm On Apr 13, 2009
Happy Easter nwunye m kiss kiss kiss cheesy cheesy
Re: Igbo Kwenu! kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/Lady by asha80(m): 2:23pm On Apr 13, 2009
Romeo onye umu. tongue
Re: Igbo Kwenu! kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/Lady by romeo(m): 2:35pm On Apr 13, 2009
Bia Nnunu!! eji m aka na nsogbu adighi? undecided undecided grin grin grin
Re: Igbo Kwenu! kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/Lady by agabaI23(m): 3:55pm On Apr 13, 2009
Romeo
ndewo nna m
Ama m na udo di.
Re: Igbo Kwenu! kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/Lady by olabukola: 9:46am On Apr 14, 2009
*sigh* and zoom off
Re: Igbo Kwenu! kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/Lady by chibaby5(f): 12:58pm On Apr 14, 2009
olabukola:

*sigh* and zoom off

cheesy cheesy cheesy cheesy cheesy there will alwayz b haterz
Re: Igbo Kwenu! kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/Lady by otele(m): 2:30pm On Apr 14, 2009
e notice ri m na ndi yoruba hate ri ndi igbo. maka gini ? undecided

(1) (2) (3) ... (23) (24) (25) (26) (27) (28) (29) ... (100)

Igbo Architecture | Ụlọ omé n'Ìgbò / Ethiopia-the Birth Of Nations-the Origin Of The Green, Yellow And Red Flag! / The Art And Architecture Of Yorubaland!

(Go Up)

Sections: politics (1) business autos (1) jobs (1) career education (1) romance computers phones travel sports fashion health
religion celebs tv-movies music-radio literature webmasters programming techmarket

Links: (1) (2) (3) (4) (5) (6) (7) (8) (9) (10)

Nairaland - Copyright © 2005 - 2024 Oluwaseun Osewa. All rights reserved. See How To Advertise. 24
Disclaimer: Every Nairaland member is solely responsible for anything that he/she posts or uploads on Nairaland.