Welcome, Guest: Register On Nairaland / LOGIN! / Trending / Recent / New
Stats: 3,199,933 members, 7,973,213 topics. Date: Saturday, 12 October 2024 at 11:16 AM

Igbo Kwenu! kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/Lady - Culture (33) - Nairaland

Nairaland Forum / Nairaland / General / Culture / Igbo Kwenu! kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/Lady (125562 Views)

15 Reasons You Should Be Proud To Be A Nigerian(pics) / Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady / Igbo Kwenu ! Kwenu Kwezo Nu ! Join Us If You Proud To Be An Igbo Guy/lady (2) (3) (4)

(1) (2) (3) ... (30) (31) (32) (33) (34) (35) (36) ... (100) (Go Down)

Re: Igbo Kwenu! kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/Lady by ifyalways(f): 9:06pm On Apr 28, 2009
unu lekwa akaraoku  cheesy
o nwere onye akamu ya juru eju(full,rich and thick) ma dikwa oku(hot) ?

https://www.nairaland.com/nigeria?action=profile;u=301674
umu asa nokwa hia  cool
ka m ga kpota ya,u guys better behave cheesy
Re: Igbo Kwenu! kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/Lady by romeo(m): 9:13pm On Apr 28, 2009
ifyalways:

unu lekwa akaraoku  cheesy
o nwere onye akamu ya juru eju(full,rich and thick) ma dikwa oku(hot) ?

https://www.nairaland.com/nigeria?action=profile;u=301674
umu asa nokwa hia  cool
ka m ga kpota ya,u guys better behave cheesy

hahahhaha pres-elect over to you
Re: Igbo Kwenu! kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/Lady by Ikomi(m): 9:19pm On Apr 28, 2009
ifyalways:

unu lekwa akaraoku  cheesy
o nwere onye akamu ya juru eju(full,rich and thick) ma dikwa oku(hot) ?

https://www.nairaland.com/nigeria?action=profile;u=301674
umu asa nokwa hia  cool
ka m ga kpota ya,u guys better behave cheesy

Iha awukwagi a joke.  grin

Ebelebe nke Igba, gbam gbam gbam gbakiri gba. cheesy
Re: Igbo Kwenu! kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/Lady by ifyalways(f): 9:20pm On Apr 28, 2009
lol
o na abukwa joke or not,i hope u guys noticed the $ after her name?
better akara na dollars kill am cheesy cheesy cheesy
Re: Igbo Kwenu! kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/Lady by romeo(m): 9:21pm On Apr 28, 2009
onwere onye amaghi ka akaraoku si ato uto? cheesy cheesy cheesy Chaiiii Toshmann ebe ka i noo?
Re: Igbo Kwenu! kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/Lady by Ikomi(m): 9:23pm On Apr 28, 2009
ifyalways:

lol
o na abukwa joke or not,i hope u guys noticed the $ after her name?
better akara na dollars kill am cheesy cheesy cheesy
Ejim pounds, ona alike pounds?  angry
Re: Igbo Kwenu! kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/Lady by ifyalways(f): 9:25pm On Apr 28, 2009
. . . .Nwa na ata akara na ata ego nne ya  cheesy
i just loff this very akara.O nwere onye obi kara i ta akara?
ujo abiala bois since they noticed the price of the akara  cheesy cheesy cheesy
Ochi egbugom hia.
@Romy,ole ihe i na akpo ndi ozo aha?o na i naghi ata akara?since when ka i kwusiri? cheesy
@Ikomi,its possible undecided
Re: Igbo Kwenu! kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/Lady by romeo(m): 9:26pm On Apr 28, 2009
ifyalways:

lol
o na abukwa joke or not,i hope u guys noticed the $ after her name?
better akara na dollars kill am  cheesy cheesy cheesy

hahaha ohh chi m cheesy cheesy cheesy
Re: Igbo Kwenu! kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/Lady by romeo(m): 9:29pm On Apr 28, 2009
ifyalways:

. . . .Nwa na ata akara na ata ego nne ya  cheesy
i just loff this very akara.O nwere onye obi kara i ta akara?
ujo abiala bois since they noticed the price of the akara  cheesy cheesy cheesy
Ochi egbugom hia.
@Romy,ole ihe i na akpo ndi ozo aha?o na i naghi ata akara?since when ka i kwusiri? cheesy
@Ikomi,its possible undecided

Ify enwere m nwanyi na eghe akara 24/7 n'ulo m wink wink
Re: Igbo Kwenu! kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/Lady by ifyalways(f): 9:34pm On Apr 28, 2009
romeo:

Ify enwere m nwanyi na eghe akara 24/7 n'ulo m wink wink
o di nma.so i na ata akara ubochi dum? shocked shocked shocked
Guys dat have been living on dry pap,unu lekwa akara oku ! ! ! cheesy
Re: Igbo Kwenu! kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/Lady by romeo(m): 9:42pm On Apr 28, 2009
ifyalways:

o di nma.so i na ata akara ubochi dum? shocked shocked shocked
Guys dat have been living on dry pap,unu lekwa akara oku ! ! ! cheesy

Ify abu m nwa ota akara cheesy cheesy cheesy
Re: Igbo Kwenu! kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/Lady by Ikomi(m): 9:50pm On Apr 28, 2009
romeo:

Ify enwere m nwanyi na eghe akara 24/7 n'ulo m wink wink

Romeo akara anaghi agughi, but akara puta ga agbaaa, akara puta gaa agbaaa.

Romeo nyouu kpa onwe gi e'nyoooo. angry
Re: Igbo Kwenu! kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/Lady by grafikdon: 9:52pm On Apr 28, 2009
romeo:

hmmmmmmmmmmm Grafikpapa cheesy cheesy cheesy

Yes ooooo. . . Grafikdon the Okongwu Imi anwuru 1 of Awka, alias Anu ana agba egbe ona acho mkpo utaba. . .  grin
Re: Igbo Kwenu! kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/Lady by romeo(m): 10:05pm On Apr 28, 2009
Ikomi:

Romeo akara anaghi agughi, but akara puta ga agbaaa, akara puta gaa agbaaa.

Romeo nyouu kpa onwe gi e'nyoooo. angry

Ikomi kedu ebe m dere na anaghi m ata akara? Ikomism na edemede igbo hmmmm!! Akara Oku di n'ulo m cheesy cheesy


grafikdon:

Yes ooooo. . . Grafikdon the Okongwu Imi anwuru 1 of Awka, alias Anu ana agba egbe ona acho mkpo utaba. . .  grin

Iji onu iji eri ji na ede kpo m umuazu shocked shocked shocked
Re: Igbo Kwenu! kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/Lady by ifyalways(f): 11:04pm On Apr 28, 2009
akara goin,going,gone to Presido's arms cheesy
Ka chi foo nu,umu nnem.
Re: Igbo Kwenu! kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/Lady by agabaI23(m): 12:11am On Apr 29, 2009
Akaraoku di obi oma. Obughikwa nani obi mmiri ara.

Onwere one girl o choro inye oru from nairaland. The girl/boy kulawa bandi azu mgbe o si ya weta CV.

Akara oke na-aru na multi-national company.

Obughikwa akara oku so so na onu.
maka ndi na-egba ike piri piri
Onokwa executive level appointment , norokwa biz school.

Akara di obi oma, elewe the obi sef ma o bu ukwu, egbue ewu
Re: Igbo Kwenu! kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/Lady by sosisi(f): 2:11am On Apr 29, 2009
ikomi stop stalking me. tongue
I'm a married woman. cool
Re: Igbo Kwenu! kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/Lady by agabaI23(m): 2:13am On Apr 29, 2009
Married women love attention too undecided

Ha laa ha jee gwa di ha na ha ka dikwa marketable grin
Re: Igbo Kwenu! kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/Lady by preselect(m): 3:01am On Apr 29, 2009
hmmn, osisi ofe egusi gi representiri ooo ebelebe igba
Re: Igbo Kwenu! kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/Lady by grafikdon: 3:13am On Apr 29, 2009
@Pres-elect, onye gwara gi na Nwandolina ma esi ofe egwusi? Nwandolina bu original Nwa Mommy. . .  grin grin
Re: Igbo Kwenu! kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/Lady by grafikdon: 3:17am On Apr 29, 2009
romeo:

Iji onu iji eri ji na ede kpo m umuazu shocked shocked shocked

Imaghi na mgbe mbidoro tibe okolobia na ika no n'ime afo agba tikotiko. . . grin grin Ewezuga na a nam akpu afu onu mgbe nine, imaghi na oga eto ogoglogo karia nke agafu ewu mkpi ahu a na akpo Bin Laden. grin
Re: Igbo Kwenu! kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/Lady by preselect(m): 3:44am On Apr 29, 2009
grafikdon

ofe egwusi ahu na ado akpiri kara aka . . . . o choochi. osisi wu nwa moomi grin echekwa m na osisi aluola di? olee otu nwanyi no na di si awu nwa moomi?

and were ahu onu gi tee romanus isi-okpo. omaghi onye toro ya grin
Re: Igbo Kwenu! kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/Lady by sosisi(f): 4:26am On Apr 29, 2009
Re: Igbo Kwenu! kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/Lady by sosisi(f): 4:33am On Apr 29, 2009
Re: Igbo Kwenu! kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/Lady by sosisi(f): 4:36am On Apr 29, 2009
Re: Igbo Kwenu! kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/Lady by sosisi(f): 5:09am On Apr 29, 2009
@ grafikdon I am an mgbeke o,I no be nwa mommy like that
BTW,I watched your "mark of Uru"  on youtube with my daughter and she loved it.
Jisie ike o
Chukwu gozie aka olu gi,Amen!
Re: Igbo Kwenu! kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/Lady by Ikomi(m): 10:52am On Apr 29, 2009
@Osisi

Stop playing songs on this thread, Osisi stop playing songs on this thread, what kind of back door romance are you trying to lure me into? angry

Ehhhhnnnnn Osisi?

@Romeo
Akwa ihuna otu Agaba, Presido na grafikdon si na asu Igbo, ya di uto na nti, ihe ina eme hia wu ide Igbo one-one.

Wokem aga meheregi class Igbo. angry

@Ifyalways
Owu gi wu akaraoku? Look anaghim alike nmadi ime turn turn. Ona ebum isi angry
Re: Igbo Kwenu! kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/Lady by agabaI23(m): 11:00am On Apr 29, 2009
abeg oyibo a na-asu ebea na-akpasuzi m iwe.

A gam agbaghara nwando maka ihi anniversary. Happy anniversary.
I gwakwala anyi udi egwu kuru mgbe unu huru onwe unu

Biko gbakwaa mbo ka I gwa anyi etu osi hu panti gi nke mbu undecided
Ka owee daliquatia cool grin
Re: Igbo Kwenu! kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/Lady by presido1: 11:32am On Apr 29, 2009
Biko gbakwaa mbo ka I gwa anyi etu osi hu panti gi nke mbu
Hahahaha mgbe ahu osisi anaghi enyi panti, ihe ona enyi wu doros undecided undecided undecided

nwa Ogidi owu inaghi asu igbo? mee ka anyi mara maka onye nkuzi Igbo no ebe a.

Osisi i'ga ezi kwe anyi anuvasiry gi? dosa kwara anyi jalof rice nga oburu ibu maka Darfur wu onye aguru, obu aguru na akpa na akpaghari na underground stationi tongue tongue tongue.
Re: Igbo Kwenu! kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/Lady by agabaI23(m): 11:34am On Apr 29, 2009
presido1:

Hahahaha mgbe ahu osisi anaghi enyi panti, ihe ona enyi wu doros undecided undecided undecided


grin grin grin presido Oteela gi na osisi. So imechara osisi tupu o luo di ya?

Otego gi na ihe
Re: Igbo Kwenu! kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/Lady by presido1: 11:41am On Apr 29, 2009
Agaba
owukwa soso ofu oge, esi anyi gara nku ebe isi gate na akuku ibeku. tongue tongue.
Re: Igbo Kwenu! kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/Lady by agabaI23(m): 12:12pm On Apr 29, 2009
Ok unu ji igu nkwu mere bed.

Ibuola ite mmiri na ite mmai mara nke ka di aro grin

(1) (2) (3) ... (30) (31) (32) (33) (34) (35) (36) ... (100)

Igbo Architecture | Ụlọ omé n'Ìgbò / Ethiopia-the Birth Of Nations-the Origin Of The Green, Yellow And Red Flag! / The Art And Architecture Of Yorubaland!

(Go Up)

Sections: politics (1) business autos (1) jobs (1) career education (1) romance computers phones travel sports fashion health
religion celebs tv-movies music-radio literature webmasters programming techmarket

Links: (1) (2) (3) (4) (5) (6) (7) (8) (9) (10)

Nairaland - Copyright © 2005 - 2024 Oluwaseun Osewa. All rights reserved. See How To Advertise. 44
Disclaimer: Every Nairaland member is solely responsible for anything that he/she posts or uploads on Nairaland.