Welcome, Guest: Register On Nairaland / LOGIN! / Trending / Recent / NewStats: 3,200,086 members, 7,973,665 topics. Date: Saturday, 12 October 2024 at 10:47 PM |
Nairaland Forum / Nairaland / General / Culture / Igbo Kwenu! kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/Lady (125570 Views)
15 Reasons You Should Be Proud To Be A Nigerian(pics) / Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady / Igbo Kwenu ! Kwenu Kwezo Nu ! Join Us If You Proud To Be An Igbo Guy/lady (2) (3) (4)
(1) (2) (3) ... (33) (34) (35) (36) (37) (38) (39) ... (100) (Go Down)
Re: Igbo Kwenu! kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/Lady by agabaI23(m): 10:27pm On May 02, 2009 |
Presido i mechago ihe nsori bia ebe a na-aja eze? Ugboro ole ka imere? |
Re: Igbo Kwenu! kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/Lady by Uche2nna(m): 1:50am On May 03, 2009 |
I remenber a lady by the name "Felimbobo" |
Re: Igbo Kwenu! kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/Lady by ifyalways(f): 8:30am On May 03, 2009 |
Uche2nna:Felimbombo is dead and buried kedu? ChinenyeN:ebe ha bu one of the Fake Umu Orlu.Orlu-Umubu or sumtin.Very fake peeps rofl @agaba,ole otu i siri hie ura na abali? its good to be a pweety gurl,its fun to be married. @mmadu nile,izu uka ohuru oma. |
Re: Igbo Kwenu! kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/Lady by presido1: 10:40am On May 03, 2009 |
ifyalways:I'na agakwa chochi? Pegan Ify idi sexy? |
Re: Igbo Kwenu! kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/Lady by Ikomi(m): 11:50am On May 03, 2009 |
ifyalways: a) Onwere ehe mu na gi lekotara porn? b) Onwere ehe nroro gi porn kam gaa ele? c) Onwere ehe ihuru mu ina ele porn? d) Ihuru mu ebe ina ego porn? Ify am warning you ooohhhh, ad take it up with u. |
Re: Igbo Kwenu! kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/Lady by agabaI23(m): 11:56am On May 03, 2009 |
Ikomuim alias WARNER bros nairaland limited |
Re: Igbo Kwenu! kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/Lady by toshmann(m): 9:08pm On May 03, 2009 |
@uchenna bikonu chotaranu m ebe felimbombo no. amaghi m ihe na eme agaba/fake, everytime o choro nno ka nani ya buruchaa mbombo-baby, live and let live erughi ebe felimbombo no. . . . agaba. . . na wa o @ify, kwusikwa egwuregwu ahu o, felimbombo lives. @ikomi nwanne lerewa porn gi jare. . . .a ga eme uwa agha ilechaa gi were nwayo daba na bathroom gbaara uwa gi nno correct ncha . . . .man no die/man no rotten . . . arighi onye o n'egbu |
Re: Igbo Kwenu! kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/Lady by asha80(m): 9:33pm On May 03, 2009 |
toshmann: |
Re: Igbo Kwenu! kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/Lady by agabaI23(m): 11:17pm On May 03, 2009 |
toshmann:I don laff die. This na correct tosh no be imitation! Toshieeeeeee |
Re: Igbo Kwenu! kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/Lady by ifyalways(f): 11:23pm On May 03, 2009 |
Ikomi:ga nojuo odu somewhere buko nnem gwaram si na "amu guzo oto,o dika o ga eji isi atupu ala" Ikomi,ole ihe i puru ime mu ugbua? Infact,Ikomi,am warning u oooooooooh,ad take it up with u too. toshmann:rofl Toshieeeeeeeeeeeeeeeeeeeeeeeeee,i just loff u Pres,rie nsi dia and Yes,a dim sexy. Romyyyyyyyyyyyyy,a nurum na swine flu a batana Spain.dikwa kiaful with umu asa asha,i bukwa Okenye aruru ala.ole ihe na ato gi? |
Re: Igbo Kwenu! kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/Lady by Ikomi(m): 12:58am On May 04, 2009 |
agabaI23: Ima iwe mu bu na, street Ify che nam na aga azu porn awu street ina aga, she could just be making an assumption. toshmann: Thanks bro, biko ncha ina e'usu anaghi enyem good sensation, onwere ke asha80 gbaram, osi na owu Tura, eche ghim na asha80 mara ihe ona ekwu. Tosh gbam nke inaa e'usu, yerem aka biko. |
Re: Igbo Kwenu! kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/Lady by agabaI23(m): 1:02am On May 04, 2009 |
Ikomi: Ndi ara na abo |
Re: Igbo Kwenu! kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/Lady by sosisi(f): 1:24am On May 04, 2009 |
Jehovah meere unu ncha ebere |
Re: Igbo Kwenu! kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/Lady by FLGators1: 1:41am On May 04, 2009 |
So Uche is back? His wife finally gave him permission to come back to NL? |
Re: Igbo Kwenu! kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/Lady by romeo(m): 7:02am On May 04, 2009 |
ifyalways: Umuasa anoghi na ndu m ugbua! enwerem otu (ndi otu "e" nwa asa kajara akaja!! onye na aku isi na ala mana ihulanya m amaghi religion. umuigbo Hiiiiiii |
Re: Igbo Kwenu! kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/Lady by grafikdon: 7:44am On May 04, 2009 |
Romeo, nkea gi na ndi alakuba na eme lovu nwantitni, marakwa na ha na egbu ajo mma ooo. . . ka m kwukwa n'oge maka adi ama ama ihe Onicha gwara Obosi. . . |
Re: Igbo Kwenu! kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/Lady by romeo(m): 7:52am On May 04, 2009 |
grafikdon: LoL! Onye nkea bu asa nna mehn!! kpuchipu m anya total!! onye Fula ndi Republic of Guinea. Ha anaghi eme ka ndi awusa na fulani obodo anyi. A bu m Jesus ko Chineke ka m bu? Chukwu kere anyi nile. |
Re: Igbo Kwenu! kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/Lady by Ikomi(m): 8:35am On May 04, 2009 |
Thats true Romeo luru onye algeria. Odim ka oga garam aka there sef. Romeo onwere onye foro there? $osisi: Iseeeeeeeeeeeeeeeeeeeee Its all your fault, onwuru na ina enyetum it would not come to this. Onye ma kwanu ma nwere good sensation. Kam ga gbara ncha'm boooo, I hope na Tosh ga nyerem aka. |
Re: Igbo Kwenu! kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/Lady by romeo(m): 8:38am On May 04, 2009 |
Ikomi: You are insane!! je kwo ncha ka anyi nuru ihe nwoke m |
Re: Igbo Kwenu! kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/Lady by ifyalways(f): 9:12am On May 04, 2009 |
romeo:Romyyyy,ekele diri Jah na isogo na ndi "otu a" banye na ndi "otu e" .rofl Mana cherekwa. . . . Onye alakuba + nwa Guinea. Fine bois dika gi ga lucha umu asa ha meetiri na panya,onye ga alu umunne anyi ,a siri no owu udi mmadu Ikomi,ndi mere ihu ka nkpi hausa,no problem,but,u my dear chai,one fyne boy lost. N'aka nke ozo,am happy na i chotana ihunanya. Ka Jehovah,Gozie gi na nwanyi gi.ka o nye unu omumu,nghota na amamihe unu needi-ri.u shall have no cause to regret meeting her. . . .iseeeeeeeeeeeeeeeeee Ikomi,anyi ga a dash-i gi out to ndi Zimbabwe n'oge an adighi anya. |
Re: Igbo Kwenu! kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/Lady by presido1: 9:30am On May 04, 2009 |
grafikdon:hahaha owu kwa maka dagga ma obu mma suya. anyway ebe nwa siri loo uwa ya hiri. Ikomi:kedu kwa nu maka nwa iraq? bia ikomi onwere nwa afgani bi close to me ochoro onye ojii badddddddd, enyere m ya lift one day ya gbuwara m ohia. idi serious gi eme ka m mara otherwise ama passiri agaba, darfur ma obu tosh ma ya bia visiting. Ify okwa iwu nurse, onwere ihe na eme na imi rikoro rikoro, owu swine? bia lenu m ahu privately . Agaba agaghi ama na i'biara. |
Re: Igbo Kwenu! kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/Lady by Ikomi(m): 10:55am On May 04, 2009 |
presido1: Nwa ahu anana. Osi na Iraq adina peaceful ka ya ga hu nne ya. Yeah Afghan bu ebe egbu di now, but ndi ahu adighi ama nma. Ndi Iraq na ama pieces ha na ndi Turkey. The problem with ndi Turkey wu na ha na ato nmiri nmiri. presido1: Ona emeghi "rikoro" owu swine but ona emeghi "rikoro rikoro" then owu ajoo swine flu. |
Re: Igbo Kwenu! kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/Lady by presido1: 12:11pm On May 04, 2009 |
Ikomi:Ikomi i'paaa nwa afgani a infact d 1st day nhuru ya a'scratchiri m moto ndi uwe ojii ebe nno na ele nwa a. nke ojoo wu ahuru m ya from back di karid away. ndi turkey adikwaa bad, onwere nke na aru na NPower, since mmatara nwa anaghi m akwuzi ugwo oku(electrik). ya wetere m token ma eme nwere . Ikomi:Abeg tell me u are not serious!!!!! Ify biko bia lenu m ahu in private tupu ihe a adi more serious. . |
Re: Igbo Kwenu! kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/Lady by romeo(m): 12:30pm On May 04, 2009 |
ifyalways: Ify okwa obi m gara na side anwa!! Fineboys juru eju na ala igbo, umuasa agaghi ewe iwe ma ncha. Amaghi m ihe nwa ahu nyere m biko nu! Touch and follow? onwe kwa ike Obi na ato m poli poli |
Re: Igbo Kwenu! kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/Lady by forme22(m): 1:46pm On May 04, 2009 |
Gbam!! Umu nne, Ke ka unu di? Igbo kwezue nu! Na eje!!!!!!!!!!!!!! |
Re: Igbo Kwenu! kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/Lady by agabaI23(m): 1:49pm On May 04, 2009 |
Ify bia lee rom eo abatago. Agwarangi na o bughi big boy ka O na-eme. Ihe ji ya ibata ebe bu na O nweghi nwa asa ohuru O ga-agwa okwu. Romeo ji ha mere onodu! |
Re: Igbo Kwenu! kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/Lady by argent(f): 6:40pm On May 04, 2009 |
igbo kwensenu!!!!! |
Re: Igbo Kwenu! kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/Lady by toshmann(m): 7:47pm On May 04, 2009 |
@ikomi agbakwala tura o anaghi kwa eji tura agba ncha ebe ahu o. hapukwa asha80, ihe ya na acha ka nke ndi albino ebe o n'agba tura. ikomi were lux, or joy soap . . ndia n'enye obioma. ejikwala tura, or medicated soap. ha gakwa awu gi acid na ebe ahu o jukwaa ase @agaba/fake nwa mama na eme hide and seek ugbua. inuru na swine flu adabatala ohio ujo dikwa o, nwa mama achoghi inwu nga n'enwebeghi ihe m mere. . . . not even with fimbombo____________the bombastic. @ify onye oma anyi ji eme onu. udo dirikwa gi o. biko chotaranu ikomi ncha o ga agba. tupu dimpka enwee epilepsy grade A @romanus . . romanus . . .romanusuuuuuuuuuu anaghi eji ihe ana agba na nti agba n'anya o, nke a gi na ndi alakuba na agba world cup, aka toshmann adighikwa ya ooo. @darfur enyi, anuru m na ibu pres-elect. iche na i bu obama? bia school nke a i no since 3yrs, masters degree nke gi opusiri iche? i na agu cambrige eheee, ika n'asa toilet na central london? ihula faketan anywhere at all? gwa ya na m si ya hapunu feli, ka boys gaa n'iru and darfur oge eruola mgbe iga eji alu nwanyi, oke nchaa adila too much, and ncha na ada oke onu n'ahia ugbua. anuru m na owu dove ka ina agba |
Re: Igbo Kwenu! kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/Lady by agabaI23(m): 11:19pm On May 04, 2009 |
argent:O foduru obere ka i kwuo 'Igbo ekwensuno' Tosh jide ka iji nwa m |
Re: Igbo Kwenu! kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/Lady by sosisi(f): 12:56am On May 05, 2009 |
romeo hapu ndi alakuba aka nna ha di kwa proficient na bow and arrow asi m ka tinye kwa onu |
Re: Igbo Kwenu! kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/Lady by romeo(m): 1:29am On May 05, 2009 |
Umunna na umunne m biko adi m inlove . Unu achoro ka m ga weddia arrangee? Mba ajuru m aju!! Onye m choro acho na wedding m eehh!! hmm. omego afo ano mu na nwa alakuba n'eme ihe nsonye na ihe nduri Infact nwa bu wife material all corner. But to calm onye obula down okwere ekwe na ya ga ebido uka nke anyi mana mu na ya biri. |
Re: Igbo Kwenu! kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/Lady by agabaI23(m): 1:43am On May 05, 2009 |
Romeo ebe onye bi ka O na-awachi Love is geographical. Onwero mgbe ujo di m. A ma m na o buru romeo ji anya huru ma kwere ihe di ya. |
(1) (2) (3) ... (33) (34) (35) (36) (37) (38) (39) ... (100)
Igbo Architecture | Ụlọ omé n'Ìgbò / Ethiopia-the Birth Of Nations-the Origin Of The Green, Yellow And Red Flag! / The Art And Architecture Of Yorubaland!
(Go Up)
Sections: politics (1) business autos (1) jobs (1) career education (1) romance computers phones travel sports fashion health religion celebs tv-movies music-radio literature webmasters programming techmarket Links: (1) (2) (3) (4) (5) (6) (7) (8) (9) (10) Nairaland - Copyright © 2005 - 2024 Oluwaseun Osewa. All rights reserved. See How To Advertise. 52 |