Welcome, Guest: Register On Nairaland / LOGIN! / Trending / Recent / New
Stats: 3,205,418 members, 7,992,379 topics. Date: Sunday, 03 November 2024 at 03:17 AM

Igbo Kwenu! kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/Lady - Culture (82) - Nairaland

Nairaland Forum / Nairaland / General / Culture / Igbo Kwenu! kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/Lady (126134 Views)

15 Reasons You Should Be Proud To Be A Nigerian(pics) / Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady / Igbo Kwenu ! Kwenu Kwezo Nu ! Join Us If You Proud To Be An Igbo Guy/lady (2) (3) (4)

(1) (2) (3) ... (79) (80) (81) (82) (83) (84) (85) ... (100) (Go Down)

Re: Igbo Kwenu! kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/Lady by ChinenyeN(m): 11:13pm On Oct 16, 2009
Enweghi m ike ya. Ebi m na U.S. and ego adighi m ga-iji akwuo ugwo ugbo elu, feeje U.K. ugbu a. Unu ga-eseta emume Iri Ji ahu?
Re: Igbo Kwenu! kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/Lady by presido1: 4:06am On Oct 17, 2009
Andre Uweh:

Umu Igbo ibem, o wu gi ni na eme unu. Amaram okwa maka emume iri ji nke umu Igbo UK, mana onweghi onye kwuru ma oga eje ya wu emume. O wu na unu amagi ihe wu iri ji ka owu Iwa ji?.
Andy umu asa jikwere na picture ndia no na websiti icsn, kedu oge ana eme iri ji a? eji m na aka na aga m ano obodo eliza oge ahu ka m bia haziri nwa ngboto. grin
Re: Igbo Kwenu! kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/Lady by throttler(f): 10:11am On Oct 17, 2009
@ andre. munwa enweghi okwu na topici~a, maka na ebim na nigeria. ka iri ji unu na ala eliza gazie nke oma.
Re: Igbo Kwenu! kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/Lady by AndreUweh(m): 12:05pm On Oct 17, 2009
@Throttler: Ya dikwara gi nma.

presido1:

Andy umu asa jikwere na picture ndia no na websiti icsn, kedu oge ana eme iri ji a? eji m na aka na aga m ano obodo eliza oge ahu ka m bia haziri nwa ngboto. grin
emume wu na 08/11/2009. Abali asato nke onwa irinaotu, na afo 2009. Umuigbo amaka. O wu onyinye chineke nyere ndiigbo. Anyi wu otu (ICSN) na akwalite omenala igbo na ihe obula gbasara ndi ntorobia (youths) igbo na obodo UK. E som na akwalite ya wu ogbako.
Re: Igbo Kwenu! kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/Lady by AndreUweh(m): 12:12pm On Oct 17, 2009
ChinenyeN:

Enweghi m ike ya. Ebi m na U.S. and ego adighi m ga-iji akwuo ugwo ugbo elu, feeje U.K. ugbu a. Unu ga-eseta emume Iri Ji ahu?
Okwu gi mara nma. Anyi na eseta ihe dum anyi na eme. Ana egisikwa ya na ihe onyoyo nke BEN TV Channel 184 (BskyB). Anyi na etinye kwa ya na yutubu. Onwe kwara oge Joyce Ohaja bia bia esetara ya ndi AIT Nigeria.
Re: Igbo Kwenu! kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/Lady by Ikomi(m): 6:36pm On Oct 17, 2009
ifyalways:

Bia nwokem,i ga alakwa?afor agwula ooh.
I na e nweta oku.very low voltage angry

December is still 2 months away. Anything can still happen.

Ikomi Low Volatage, when am connected to the national grid?  angry

Ifyalways dont touch_ _ _ _ I mean dont try me.  angry
Re: Igbo Kwenu! kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/Lady by preselect(m): 7:28pm On Oct 17, 2009
ikomi, heeeeeeeeeeeeeeeee angry
Re: Igbo Kwenu! kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/Lady by preselect(m): 10:09pm On Oct 17, 2009
Re: Igbo Kwenu! kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/Lady by udoudo: 10:34pm On Oct 17, 2009
Watch the 2009 igbo yam festival in Lagos


https://www.youtube.com/watch?v=QYhbjqtPi7Q
Re: Igbo Kwenu! kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/Lady by ifyalways(f): 5:11pm On Oct 19, 2009
presido1:

Andy umu asa jikwere na picture ndia no na websiti icsn, kedu oge ana eme iri ji a? eji m na aka na aga m ano obodo eliza oge ahu ka m bia haziri nwa ngboto. grin
Look,Ngboto is not limited to females anymore,at the rate gi na Ikomi na aga,luo nwanyi. . .Mba,muo nwa . .mba,am sorry but gi na Ikomi a ghola Senior Ngbotos.Recycled men  cheesy cheesy cheesy
Ikomi:

December is still 2 months away. Anything can still happen.

Ikomi Low Volatage, when am connected to the national grid?  angry

Ifyalways dont touch_ _ _ _ I mean dont try me.  angry
Enyi ga nojuo odu somewhere.Gini ka i puru ime m?Nada .
udoudo:

Watch the 2009 igbo yam festival in Lagos


https://www.youtube.com/watch?v=QYhbjqtPi7Q
Codewit  shocked shocked  undecided
Ihe a wu codewit anyi?Aka na emebe omaricha egwu igbo na Youtube . . .I cant thank you enough  cool Imela Codewit. kiss kiss kiss More blessings bro.
Darfur,Darfur,Pres-elect,u go wound oooo.  smiley
Romanus,udo adikwa.O nwere obere nkpankpa kpara na Spain,i hope na gi na nwa Guinea gi di safe?otu rove  kiss
Chineye,Andrew na throttler,ekele m.
Re: Igbo Kwenu! kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/Lady by preselect(m): 5:20pm On Oct 19, 2009
ify meruo m ahu cheesy
Re: Igbo Kwenu! kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/Lady by ifyalways(f): 5:23pm On Oct 19, 2009
Pres-elect cheesy Pres-elect cheesy cheesy Pres-elect cheesy cheesy cheesy
Ka m hapu ikwu anything ugbua.ochi ka m na achi.Kedu ka i mere?i ga alakwa ekeresimesi?ala wu otu no go work this year oh.
Re: Igbo Kwenu! kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/Lady by preselect(m): 5:31pm On Oct 19, 2009
ada bekee cool, okwa onye rijuru afo ga alaru ulo grin , nna m gara amerika, umunne m nile no na amerika. kedu ka m ga eshi ala ulo?

a choro m i ga atlanta next month, by the time m ga alota london, ara ga ada m n'ala, agaghikwa m ahu period-u m. then gwa m otu m ga esi eru ulo? owu m garuo ndi village atuora m utu nye m ego m ji alaghachi london grin grin
Re: Igbo Kwenu! kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/Lady by ifyalways(f): 5:48pm On Oct 19, 2009
I choro i ga Atlanta?ga mee gini?ga choro nwanyi ozo? angry
So i choghi ilota bia gba nkwu m Dafur,i choghi ibia mata ndi muru m okwa ya?
Gawazira onwe gi,a choghi zim.  sad
Lol,on a serious note,i huru na afor,o buru na Ikomi na Presido a loghi bia choro nwanyi luo,ihe di abuo,otu ga eme.
Re: Igbo Kwenu! kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/Lady by AndreUweh(m): 6:54pm On Oct 19, 2009
Ify, ya diri gi na nma.
Ngbaghari ka nku. O wu maka mmemme iri ji na bia na ihu na Londonu. Anyi ga eme nga ike kwere anyi. I cho hall, nmonwu, Igbo dancers, di mgba, eze ji, na ihe ndi ozo juru m na di otu anyi ahu. O ga dicha nma. Mana omewere ma chi ekewe, onye uta atala ya. Chigo zie umu Igbo dum no ebea.
Re: Igbo Kwenu! kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/Lady by Myluv1: 8:15pm On Oct 19, 2009
(hurriedly picks up pen & paper)
Dear Ify,biko Pres gawara onwe ya, o ga-amasị m ma mụ na gị , (ouch! ink finishes)
@Andre, I nwere ike i kọwaara m ihe mere na Kano ngwụcha izu gara aga? Ya bụ ọkpụ goolu anọ asaghị asa nwere ka ọ dị. Ọ bụ etu a ka ha ga-esi bute ya bụ iko mba Afrịịka? Igbo Ekelee m o!
Re: Igbo Kwenu! kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/Lady by AndreUweh(m): 10:00pm On Oct 19, 2009
My luv.
I Ji ya. Heartland ji otu okpu golu ana asagi asa we merie ha na ugwuawusa nke kano. (five nil aggregate). Ha ga agba ndi TP Mozambe nke Congo Dr na Owerre na ubochi 02/11/2009. Heartland, o wu akwa unu nwe aka.
Re: Igbo Kwenu! kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/Lady by ezeagu(m): 10:21pm On Oct 19, 2009
New Yam festival in Lagos? Is there an Eyo festival in Enugu or a Durbar festival in Ibadan?
Re: Igbo Kwenu! kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/Lady by oyinda3(f): 10:56pm On Oct 19, 2009
ezeagu:

New Yam festival in Lagos? Is there an Eyo festival in Enugu or a Durbar festival in Ibadan?


just like celebrating naija independence day in UK or US. ethnicity or nationality is not always limited to geographic boundary. u can celebrate it anywhere there is enough population for it tongue mr ezeagu
Re: Igbo Kwenu! kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/Lady by udezue(m): 1:58am On Oct 20, 2009
Amara Chizule Ndi Igbo. Amara ka mma we. Igbo kwenu!!!
https://www.youtube.com/watch?v=9qI-44RBng0
Re: Igbo Kwenu! kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/Lady by throttler(f): 9:46am On Oct 20, 2009
pres-elect:

ada bekee cool, okwa onye rijuru afo ga alaru ulo grin , nna m gara amerika, umunne m nile no na amerika. kedu ka m ga eshi ala ulo?

a choro m i ga atlanta next month, by the time m ga alota london, ara ga ada m n'ala, agaghikwa m ahu period-u m. then gwa m otu m ga esi eru ulo? owu m garuo ndi village atuora m utu nye m ego m ji alaghachi london grin grin

nke ahu wu ara katapult and periodu blue cheesy cheesy cheesy.

ifyalways:

Look,Ngboto is not limited to females anymore,at the rate gi na Ikomi na aga,luo nwanyi. . .Mba,muo nwa . .mba,am sorry but gi na Ikomi a ghola Senior Ngbotos.Recycled men cheesy cheesy :DEnyi ga nojuo odu somewhere.Gini ka i puru ime m?Nada .Codewit shocked shocked undecided
Ihe a wu codewit anyi?Aka na emebe omaricha egwu igbo na Youtube . . .I cant thank you enough cool Imela Codewit. kiss kiss kiss More blessings bro.
Darfur,Darfur,Pres-elect,u go wound oooo. smiley
Romanus,udo adikwa.O nwere obere nkpankpa kpara na Spain,i hope na gi na nwa Guinea gi di safe?otu rove kiss
Chineye,Andrew na throttler,ekele m.

nne nda aga imere? ndewo.
umuigbo nile no nebe~a ekele mu unu.
Re: Igbo Kwenu! kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/Lady by toshmann(m): 4:39pm On Oct 21, 2009
umunne m adikwa m ndu o, owu ihe marriage na eme. nwatakiri a anaghi ekwe nwa mama n'uo mmiri togbo iko. and achoghi m ka omata maka nairaland, unu manu why grin , tupu ya abia ebe a were anya ya hu ahuru m nyuru na websaite-ia.
ihe a owu otu marriage di? every night nkwari cheesy . . . mana the thing wu na this babe a-subject-uola m to only ''one soup'' for the rest of my life sad . . . kedu ka nwa mama ga esi eri nani ''egusi'' everyday/night? sad . . . yet everyday m puta umuoma agbaa plural on the way, m si ka m make-ia move, m hu my wedding ring sad

ihea awughikwa bed of roses m che na o ga awu o grin . . maka na nwa mama need-iri occasional ofe ''ogbono'' wink

okwa unu ghotara wink . . . . cheesy
anyway, so far so good. ya kwuba cool
Re: Igbo Kwenu! kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/Lady by toshmann(m): 4:40pm On Oct 21, 2009
wait o, darfur o ka na achughari ify n'odu? grin
chei, ifyyyyy cheesy . . rugbuwenu ndi unu toro . . oooo grin grin grin
Re: Igbo Kwenu! kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/Lady by agabaI23(m): 5:20pm On Oct 21, 2009
toshmann:

umunne m adikwa m ndu o, owu ihe marriage na eme. nwatakiri a anaghi ekwe nwa mama n'uo mmiri togbo iko. and achoghi m ka omata maka nairaland, unu manu why grin , tupu ya abia ebe a were anya ya hu ahuru m nyuru na websaite-ia.
ihe a owu otu marriage di? every night nkwari cheesy . . . mana the thing wu na this babe a-subject-uola m to only ''one soup'' for the rest of my life sad . . . kedu ka nwa mama ga esi eri nani ''egusi'' everyday/night? sad . . . yet everyday m puta umuoma agbaa plural on the way, m si ka m make-ia move, m hu my wedding ring sad

ihea awughikwa bed of roses m che na o ga awu o grin . . maka na nwa mama need-iri occasional ofe ''ogbono'' wink

okwa unu ghotara wink . . . . cheesy
anyway, so far so good. ya kwuba cool

Lekwenu Tosh onye nke m. I si nwanyi mere gi nini? Ewo Tosh nno! I notukwanu I dabata ka anyi mara how far. I mana esoghi m na ndi si na I no na nga. A ma m na I na-alu umu oma juru obodo obama. He he ofe ogbono di uto ma etinyekota ya na egusi.

Anu a na-agba egbe O na-acho condom
I gbakaria ya O siwe imi na g-string ka ebule
I chokwa I gba ozo owere tabie g-string ka mkpi
The crown prince of umu mkpi
O huru ikpu kwe onwu 1 of nairaland.
Nnoooo
Re: Igbo Kwenu! kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/Lady by ifyalways(f): 5:38pm On Oct 21, 2009
My luv!:

(hurriedly picks up pen & paper)
Dear Ify,biko Pres gawara onwe ya, o ga-amasị m ma mụ na gị , (ouch! ink finishes)

There luv cheesy
So i na ekpe ekpere ka choochi gbasa na etiti mu na Nwa Darfur?o gaghi a work-u.Owu mu na Darfur.taa,echi na nwanne echi.
toshmann:

wait o, darfur o ka na achughari ify n'odu? grin
chei, ifyyyyy cheesy . . rugbuwenu ndi unu toro . . oooo grin grin grin
Onye Apari.kedu ka eke si anya anwu?Felimbobo kwanu? cheesy
udezue:

Amara Chizule Ndi Igbo. Amara ka mma we. Igbo kwenu!!!
https://www.youtube.com/watch?v=9qI-44RBng0
dalu.
Ada,Mazi~~Throttler~~ kiss
kedu maka Oziomatv,Ogamba,GC na nnenneigbo?
Re: Igbo Kwenu! kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/Lady by throttler(f): 8:16pm On Oct 21, 2009
ify, i na'ede articles onwere ebe nhuru post~u gi about ide articles on freelance i think. ***i am off to check the site****. i am on elance, but nde ahu anaghi ewete oku. angry
Re: Igbo Kwenu! kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/Lady by preselect(m): 4:51pm On Oct 22, 2009
toshmann:

wait o, darfur o ka na achughari ify n'odu? grin
chei, ifyyyyy cheesy . . rugbuwenu ndi unu toro . . oooo grin grin grin

akirika, cheesy . . mmanwu mbano adabatala. chineke emeela. ebe toshman luru nwanyi, muwa bu darfur ga alutaririla nwanyi.

ify, nye m direction village gi . . . .ngwa ngwa ngwa


@my luv

ihe a wu ihe mere m ji kugbuo mmadu na jos
Re: Igbo Kwenu! kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/Lady by skybeauty(f): 11:00am On Oct 26, 2009
Igbo rie nuooooooooo, nuo nu, zuo nuoooooooooooooo. O na ato obi uto na odinala na asusu igbo anyi abughi ihe ga-efunari anyi na nso, o ga-bukwazi ihe ziri ezi ma oburu na anyi na ekuzuri ma na agbazikwara umu anyi odinala na asusu Igbo otu kwesiri ekwesi.

Andre Uweh jide ka iji n’ihi na onye asiri jide k’oji obughi ajo ihe.
Nwada Ify dalu o na-ato m uto otu osiri ede ya bu asusu, dere gawaooooooooooo
Re: Igbo Kwenu! kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/Lady by throttler(f): 11:14am On Oct 26, 2009
skybeauty:

Igbo rie nuooooooooo, nuo nu, zuo nuoooooooooooooo. O na ato obi uto na odinala na asusu igbo anyi abughi ihe ga-efunari anyi na nso, o ga-bukwazi ihe ziri ezi ma oburu na anyi na ekuzuri ma na agbazikwara umu anyi odinala na asusu Igbo otu kwesiri ekwesi.
Andre Uweh jide ka iji n’ihi na onye asiri jide k’oji obughi ajo ihe.
Nwada Ify dalu o na-ato m uto otu osiri ede ya bu asusu, dere gawaooooooooooo


obu eziokwu na umu nke mu anaghi asu igbo, mana mu na dim akpaziela na anyi ga ebilite isu asusu igbo n'ujo anyi ka umu anyi nwere ike ighota ma isu asusu igbo.
Re: Igbo Kwenu! kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/Lady by throttler(f): 11:16am On Oct 26, 2009
kedu ify
nne, nda ebe ino? e n'eme missing in action. smiley
Re: Igbo Kwenu! kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/Lady by ifyalways(f): 4:52pm On Oct 26, 2009
Throttler,Ada a nom ya kama weekendia di hot  wink ukwu na ahu nile gwuru m  cheesy
Darfur,  kiss
Skybeauty  kiss kiss nno na ulo ndi igbo.
Throttler,Yes,a nam ede articles mgbe m nwere ohere.O na eme m i sharpen my brains,imanu na i ga eme research b4 i debe articles plus the little money it brings.Biko,i gaa na freelancer zere ndi India na Pakistan,ha na enye the main work as sample bia gwa gi dee ya and when u do it,u are indirectly  doing the work free of charge for them.They are always on the look-out for new writers.
Re: Igbo Kwenu! kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/Lady by AndreUweh(m): 8:18pm On Oct 26, 2009
skybeauty:

Igbo rie nuooooooooo, nuo nu, zuo nuoooooooooooooo. O na ato obi uto na odinala na asusu igbo anyi abughi ihe ga-efunari anyi na nso, o ga-bukwazi ihe ziri ezi ma oburu na anyi na ekuzuri ma na agbazikwara umu anyi odinala na asusu Igbo otu kwesiri ekwesi.

Andre Uweh jide ka iji n’ihi na onye asiri jide k’oji obughi ajo ihe.
Nwada Ify dalu o na-ato m uto otu osiri ede ya bu asusu, dere gawaooooooooooo

O ga diri gi nma nkpuru nwa. O ga dikwa onye Igbo obula nma. Chukwu go zie asusu Igbo. The Igbo language will not die or go extinct. As a result, the association of Igbo Youths UK also known as www.icsn.co.uk does organise Igbo language classes for members every month. Anyi ga na ebulite asusu Igbo elu. Igbo anaghi anwu anwu.

(1) (2) (3) ... (79) (80) (81) (82) (83) (84) (85) ... (100)

Igbo Architecture | Ụlọ omé n'Ìgbò / Ethiopia-the Birth Of Nations-the Origin Of The Green, Yellow And Red Flag! / Traditional Eastern Ijaw Attire In Pictures

(Go Up)

Sections: politics (1) business autos (1) jobs (1) career education (1) romance computers phones travel sports fashion health
religion celebs tv-movies music-radio literature webmasters programming techmarket

Links: (1) (2) (3) (4) (5) (6) (7) (8) (9) (10)

Nairaland - Copyright © 2005 - 2024 Oluwaseun Osewa. All rights reserved. See How To Advertise. 48
Disclaimer: Every Nairaland member is solely responsible for anything that he/she posts or uploads on Nairaland.