Welcome, Guest: Register On Nairaland / LOGIN! / Trending / Recent / New
Stats: 3,205,403 members, 7,992,321 topics. Date: Saturday, 02 November 2024 at 11:02 PM

Igbo Kwenu! kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/Lady - Culture (80) - Nairaland

Nairaland Forum / Nairaland / General / Culture / Igbo Kwenu! kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/Lady (126130 Views)

15 Reasons You Should Be Proud To Be A Nigerian(pics) / Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady / Igbo Kwenu ! Kwenu Kwezo Nu ! Join Us If You Proud To Be An Igbo Guy/lady (2) (3) (4)

(1) (2) (3) ... (77) (78) (79) (80) (81) (82) (83) ... (100) (Go Down)

Re: Igbo Kwenu! kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/Lady by AndreUweh(m): 2:38pm On Oct 08, 2009
E jim ohere a na ekwulite maka websaiti otu egwu bolu Heartland F.C Owerre. www.heartland-fc.com. Please, Spartans fc, later Iwu Nationale and now Heartland fc was established in 1976, shortly after the creation of Imo state.
Dika osi nadi, o wu Heartland puru imefu Naijiria na ihere maka ndi nke ozo no na ada da, makwa na aku azu na ala. Nke ka njo wu ndi ke flayin iguls no na ezuzu unyahu. Can you Imagine, umuaka noo nno na abo ike si na owu bolu ka ha na agba.
Re: Igbo Kwenu! kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/Lady by ifyalways(f): 5:23pm On Oct 08, 2009
kedu Andrew angry
O buru ihe a ndi under 21 mere yesterday ka ndi heartland ga-eme kwa now make i dey my own jejely ooo.
Ile egwu boolu unyahu was a very big mistake on my part,wasted 90 mins watching some mofos.Ajuju m bu,o gini mere na anyi e nweghi defence?Owu coach ka o bu onye gwara all the players to rush upfront?
Keeper ahu gbaliri mana nna mehn . . . . angry angry angry iwe di m na obi.
angry
Re: Igbo Kwenu! kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/Lady by Myluv1: 6:12pm On Oct 08, 2009
Ekelere m Chukwu onye mere na m eleghi asommpi egwuregwu boolu ahu.
O naghi ewute m dika o kaara isi wute m ma o buru na m lere ya.
Up Flying(running) Chickens grin grin
Re: Igbo Kwenu! kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/Lady by ifyalways(f): 6:16pm On Oct 08, 2009
My luv,nke gi ka nma.
Those boys just spoiled my mood,e lebeghim boolu ha kemgbe e bidoro asompi a ,owu maka preaching Andrew  cheesy ka m jiri mee attempt ile ya yesterday.
Imakwa,iwe wegidere m ,a nom na nro na ama osu hissing  cheesy di thing adighi funny.
Re: Igbo Kwenu! kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/Lady by AndreUweh(m): 6:31pm On Oct 08, 2009
Ukwu egwu Heartland amaka. Ha puru iche. Flayin iguls amaghi ka esi a ku bolu. Coach S. Siasia nwere akonuche na oge mbu, mana ugbua, omagi zi nke oriri.
Amadi aha ana akpo Haruna anaghi eri akpu. Ya mere osighi ike. Lenu ka bekee si nye ya obere Kwakin (pushing), orie ebelebe na ala. Onwetaghi onwe ya tupu mba Jamini a kunye gol. Amaghim ma oka na amachi onu ndi alakuba.
Onweghi ihe na agaga na Naijiria. Owu nadi Heartland ga emepu anyi na ihere. unu anwunooo!.
Re: Igbo Kwenu! kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/Lady by ifyalways(f): 6:43pm On Oct 08, 2009
Andrew,o gbara m harii.A nom na eche ma o buzikwa Siasia zuru umuaka ahu.
O wutere m na a kupuru Keeper anyi isi,o bughi na emeriri anyi na ewute mu kama o bu otu esi were nmerie amyi,cheap cheap goals.Ndi defence nile gara front inye goal cheesy
Ngwanu ka anyi lewe Heartland undecided
Re: Igbo Kwenu! kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/Lady by preselect(m): 7:15pm On Oct 08, 2009
apiapulahu anyi? . . ole ka agbara anyi?
anyway, o dimma sef. futbolu a na eme ndi be'anyi distract from real issues at home.
Re: Igbo Kwenu! kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/Lady by AndreUweh(m): 7:56pm On Oct 08, 2009
ifyalways:

Andrew,o gbara m harii.A nom na eche ma o buzikwa Siasia zuru umuaka ahu.
O wutere m na a kupuru Keeper anyi isi,o bughi na emeriri anyi na ewute mu kama o bu otu esi were nmerie amyi,cheap cheap goals.Ndi defence nile gara front inye goal cheesy
Ngwanu ka anyi lewe Heartland undecided
Mba Jamini di iri maka na enyere otu onye nke ha akwukwo obara obara (red card). O wu ru mgbe Naijiria siri ike, ha ga eji ohere aha menyuo Jamini anya, ma nyukwa ha ikpakwu. Coach Sia1 lacks ideas this days. O nagi enwetazi onwe ya ugbua. Anya ya yiri anya onye na ese gufu (ahihia). I may be wrong.
Re: Igbo Kwenu! kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/Lady by desireoge(f): 11:44am On Oct 09, 2009
Umuaka Siasia bu nno nnukwu disappointment.
Re: Igbo Kwenu! kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/Lady by asha80(m): 2:16pm On Oct 09, 2009
@Andre uweh

Ka ebe i siri mmuta otu esi ede igbo ebe i gara secondary na mmahadum na ibadan?
Re: Igbo Kwenu! kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/Lady by AndreUweh(m): 2:43pm On Oct 09, 2009
asha 80:

@Andre uweh

Ka ebe i siri mmuta otu esi ede igbo ebe i gara secondary na mmahadum na ibadan?

Daalu. elemeteri na junio sekonderi m wu na Ala Igbo. Ma na sinio sekondari m wu na Ibadan. Mount Olivet Grammar School Ibadan and Unibadan.
Gi kwa nu?.
Re: Igbo Kwenu! kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/Lady by ravenzord(m): 5:01pm On Oct 09, 2009
Ndi Igbo kwenu,I'm an Igbo guy who's very proud of his culture,but unfortunately I can't really speak the lingo cos I grew up in the South-West and my folks didn't deem it fit 2 teach me.However I'm working 2wards rectifying that now,Kwezuo nu!
Re: Igbo Kwenu! kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/Lady by AndreUweh(m): 7:32pm On Oct 09, 2009
Ravenzord
I am glad you are making attepts to learn this thy great language. Ndigbo globally who are in the same situation with you are also doing like wise. For example Christine Ijeoma Ohuruogu has been attending her Igbo classes here without stopping. Ji sie ike, asusu Igbo amaka.
Re: Igbo Kwenu! kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/Lady by ifyalways(f): 4:11am On Oct 10, 2009
.
Rave,ndewo.jisie ike.kedunu obim,darfur?
Re: Igbo Kwenu! kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/Lady by preselect(m): 11:22pm On Oct 10, 2009
a no m ya cheesy a ka di m ndu. kama ihe eshiela ike baaad. m na atazi fish'n chips these days for survival.
Re: Igbo Kwenu! kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/Lady by agabaI23(m): 3:01am On Oct 11, 2009
Andre Uweh:

Ravenzord
I am glad you are making attepts to learn this thy great language. Ndigbo globally who are in the same situation with you are also doing like wise. For example Christine Ijeoma Ohuruogu has been attending her Igbo classes here without stopping. Ji sie ike, asusu Igbo amaka.

The british athlete?
Re: Igbo Kwenu! kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/Lady by AndreUweh(m): 10:59am On Oct 11, 2009
agabaI23:

The british athlete?
Yes, but a proud Igbo. She has been rightly honoured by the Queen of Great Britain as well as the Ohanaeze UK chapter. Ndigbo worldwide kwenuoo. Igbo dum wu otu.
Re: Igbo Kwenu! kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/Lady by MrCrackles(m): 11:03am On Oct 11, 2009
Igbo Kwenu ooo! cool
Re: Igbo Kwenu! kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/Lady by AndreUweh(m): 11:17am On Oct 11, 2009
Mazi Crackles
O ga diri gi nma (It shall be well with you).
Re: Igbo Kwenu! kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/Lady by MrCrackles(m): 11:36am On Oct 11, 2009
Andre Uweh:

Mazi Crackles
O ga diri gi nma (It shall be well with you).
Mazi Uweh
Ise. . . .Thank you wink
Re: Igbo Kwenu! kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/Lady by preselect(m): 9:50pm On Oct 11, 2009
mr crackle angry
o gini na eme gi sef? imaghi na ebe a wu homeground ndiigbo?, gini ka i na acho ebe a? ya wuru na ichoro one of umunne anyi nwayi, then speak up osiso, so that anyi ga enye gi list i ga a-satisfy b4 ekwuwa okwu bride price. asap.

gosi anyi de girl i di interested in, k'anyi kpazie ya akpazie
Re: Igbo Kwenu! kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/Lady by asha80(m): 10:17pm On Oct 11, 2009
pres-elect:

mr crackle angry
o gini na eme gi sef? imaghi na ebe a wu homeground ndiigbo?, gini ka i na acho ebe a? ya wuru na ichoro one of umunne anyi nwayi, then speak up osiso, so that anyi ga enye gi list i ga a-satisfy b4 ekwuwa okwu bride price. asap.
gosi anyi de girl i di interested in, k'anyi kpazie ya akpazie

Nna o ihe m si ma ajukwa crackers cheesy
Re: Igbo Kwenu! kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/Lady by preselect(m): 11:36pm On Oct 11, 2009
ya gwa anyi de girl o di interested in, ka anyi kpaa business . . . . . e-need-iri m a new car now grin , ka m ji ya baa.

and de girl awukwala ify m o angry
Re: Igbo Kwenu! kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/Lady by throttler(f): 10:11am On Oct 12, 2009
pres-elect:

ya gwa anyi de girl o di interested in, ka anyi kpaa business . . . . . e-need-iri m a new car now grin , ka m ji ya baa.

and de girl awukwala ify m o angry

pres-elect, kedi onye mereghi body guard alias sweater ify? ka di ya jide kwa gi, oga'e wete nma ogebe ya kuziere gi ihe oku ji nti oke eme grin
pres-elect:

ya gwa anyi de girl o di interested in, ka anyi kpaa business . . . . . [b]e-need-iri m a new car now grin[/b] , ka m ji ya baa

oga'adinma if you name the car, becos volkswagen beetle wu car lipsrsealed, munwa choro mercedez AMG tongue, afterall obu oha nwe nwa.
Re: Igbo Kwenu! kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/Lady by sayso: 11:35am On Oct 12, 2009
ndi bayi ekenemu unu,unu abola chi.udo diri onye o bula no ebe a.
Re: Igbo Kwenu! kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/Lady by MrCrackles(m): 11:40am On Oct 12, 2009
Crackles the subject of conc igbo discussions again shocked shocked shocked
Abeg translation please, this is odikwa serious! grin
Where is Ifyalways
Re: Igbo Kwenu! kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/Lady by chiogo(f): 8:43pm On Oct 12, 2009
Igbo kwenu!!! otego m biara ebe a. smiley
Re: Igbo Kwenu! kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/Lady by Myluv1: 3:18pm On Oct 13, 2009
@ Crackles,
This is odikwa serious of course! cheesy grin

@Chiogo,
Nnoooo!, , o dika Usher(ess) anyi(Ify) anoghi nso cheesy
Ndi Igbo mmamma nuo. Ndi Anambra ka Soludo chiwa unu o! lipsrsealed
Re: Igbo Kwenu! kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/Lady by ifyalways(f): 5:13pm On Oct 13, 2009
pres-elect:

mr crackle angry
o gini na eme gi sef? imaghi na ebe a wu homeground ndiigbo?, gini ka i na acho ebe a? ya wuru na ichoro one of umunne anyi nwayi, then speak up osiso, so that anyi ga enye gi list i ga a-satisfy b4 ekwuwa okwu bride price. asap.

gosi anyi de girl i di interested in, k'anyi kpazie ya akpazie
kiss kiss kiss cheesy
throttler:

pres-elect, kedi onye mereghi body guard alias sweater ify? ka di ya jide kwa gi, oga'e wete nma ogebe ya kuziere gi ihe oku ji nti oke eme grin
Ochi ga egbu m ebe a  cheesy
Mr crackles,ano m ya.I na acho m?did u miss moi  cheesy
@Chiogo na My luv,ndeewo nu.oku di over,onwa mba erugo nso.
@Sayso,ndeewo.
Onye nke m  kiss kiss kiss Agaba 123,the only Fake faketan  kiss kiss kiss kiss kiss kiss happpppppppppppy birthday.U know now  wink  cheesy enufff gbedu till fever and fear go catch dem olofofo  kiss kiss kiss Papa God don hammer u one extra year,extra blessing,strenght  cheesy and top-up.I'm with u  kiss cheesy Good things and grace shall ever be ur portion.
Presido and Ikomi,haha,una never meet-up for the year? cheesy angry kedu maka Ogamba?
Re: Igbo Kwenu! kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/Lady by preselect(m): 8:45pm On Oct 13, 2009
ifyalways:

[s]Mr crackles,ano m ya.I na acho m?did u miss moi [/s] cheesy

ify angry

@throttler,
i ma motor a na akpo Range Rover Sport. nke ahu queen eliza n'agba na burckingham palace? o na amasi m, mr crackles ga egotere m ya wu motor tupu m nye ya moral support i kporo nwa ada obula na threadia cheesy
Re: Igbo Kwenu! kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/Lady by preselect(m): 8:47pm On Oct 13, 2009
taa o wu birthday agaba? ebelebe igba cheesy . . . akpa amu ndi ara grin . . ala owere lerekwa o . . . . o sha ahu wu nini?
Re: Igbo Kwenu! kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/Lady by throttler(f): 4:25pm On Oct 14, 2009
pres elect, agbatu gom'u range rover sport nke dim, so achoro mu igba ihe ozo. ana' m agba nissan xterra now. mana obughi ihe ojoo ma nwere okwu oto ekele eze abuo. grin. but they must be as black as i am shocked

(1) (2) (3) ... (77) (78) (79) (80) (81) (82) (83) ... (100)

Igbo Architecture | Ụlọ omé n'Ìgbò / Ethiopia-the Birth Of Nations-the Origin Of The Green, Yellow And Red Flag! / Traditional Eastern Ijaw Attire In Pictures

(Go Up)

Sections: politics (1) business autos (1) jobs (1) career education (1) romance computers phones travel sports fashion health
religion celebs tv-movies music-radio literature webmasters programming techmarket

Links: (1) (2) (3) (4) (5) (6) (7) (8) (9) (10)

Nairaland - Copyright © 2005 - 2024 Oluwaseun Osewa. All rights reserved. See How To Advertise. 74
Disclaimer: Every Nairaland member is solely responsible for anything that he/she posts or uploads on Nairaland.