Welcome, Guest: Register On Nairaland / LOGIN! / Trending / Recent / NewStats: 3,217,544 members, 8,034,571 topics. Date: Sunday, 22 December 2024 at 04:18 AM |
Nairaland Forum / Nairaland / General / Culture / Igbos come show your proverbs skills - (Part 2) (32475 Views)
Nigeria Pidgin Proverbs & Their Meanings / Yorubás come show your proverbs skills / Igbos come show your proverbs skills (2) (3) (4)
(1) (2) (3) (4) (5) (6) (Reply) (Go Down)
Igbos come show your proverbs skills - (Part 2) by ChinenyeN(m): 6:58am On Mar 15, 2011 |
Onlytruth:Page count. It's the same thing that happened with the original "Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady" topic. It got too big. So we were made to start a new one.
|
Re: Igbos come show your proverbs skills - (Part 2) by youngies(m): 12:24pm On Mar 17, 2011 |
Ify, onye ka i na akpo obere? Kpacharakwa anya gi oo Onye tiwara akwa udele, ahula awolo/akwiriko ndi mmuo Rubi dalu nne Koolchicco ole gi? |
Re: Igbos come show your proverbs skills - (Part 2) by ifyalways(f): 12:37pm On Mar 17, 2011 |
Ilu gi a di oku. Gini na eme KC . . .not Koolchico onye apari oo,KC nke ozo,m ga etinye ya na ekpere . . @Topic,A gbacha oso,a guo mile. The end wud justify the means. |
Re: Igbos come show your proverbs skills - (Part 2) by youngies(m): 12:46pm On Mar 17, 2011 |
KC is private, bia na azu ulo k am koro gi |
Re: Igbos come show your proverbs skills - (Part 2) by ifyalways(f): 12:50pm On Mar 17, 2011 |
E jim oso abia . . . Ihe mere dimkpa o be akwa a bughi ihe ochi. Ndo |
Re: Igbos come show your proverbs skills - (Part 2) by AndreUweh(m): 7:44pm On Mar 17, 2011 |
Agadi nwanyi na eche ka osi eri une, une na eche ka osi awu ya (agadi nwanyi) afo. |
Re: Igbos come show your proverbs skills - (Part 2) by hackney(m): 10:29pm On Mar 17, 2011 |
Oji puta ajuoo ebe osi. Ehi na enweghi odu chi ya na achuru ya ijiji. |
Re: Igbos come show your proverbs skills - (Part 2) by Nobody: 10:22am On Mar 18, 2011 |
Igbo Ekelem unu! Unu Anwuchula! Ndi igbo siri na akpaa ofuma Alaru n'ute! Dibia rijuo afo, Ofuwa mmo! Agadi Nwayi daa nda ada nabo aguo ife obu n'ukpa uno Nwata Kwochaa Aka osolu okenye rie ife! Okili kili ka ana agba ukwu ose anaghi ari ya enu! Obiara Abia Abagbulam, onawa nkpu akwala ya na azu! Eneke si na kengbe dinta ji muta agba agbahie ka ya ji muta efe ebi ebi! Onye ara si na ife ya ne me na ya ma, ma la nke na eme ya ka nya na maghi! Nne okuko kwusi kwom! ojiri gi ni zuo umu ya nni! Aka ekpe kwoo aka nri aka nri akwo aka ekpe ha abuo wee di ocha! Egbe belu ugo belu nke siri ibe ya ebela - Ya zi ya ebe oge ebi! Igbo ekelem unu ozo! Ebe onye si akpata ego nu zo kwu oto - Ya diri ya nma! Ya ga zie lu unu umu igbo! Biko nu umu ibe ka anyi jikota aka tuyere General Buhari Akwukwo maka Nhazi ala naijeria! Maka ibi nudo umu igbo na ala naijeria gburugburu! Ndi be anyi udo diri unuooo! Obu mu Ichie Aku-elo 1 Gburubguru! 1 Like |
Re: Igbos come show your proverbs skills - (Part 2) by youngies(m): 10:51am On Mar 18, 2011 |
@greateros Ilu n'ile amaka, mana biko jisi ike na atapi ya n'Igbo Biko nu umu ibe ka anyi jikota aka tuyere General Buhari Akwukwo maka Nhazi ala naijeria!Nna m, biko enwetakwana udili okwua ebe ozo. Ohere diri gi na political section maka ichu nta vote onye masiri gi. |
Re: Igbos come show your proverbs skills - (Part 2) by ifyalways(f): 12:07pm On Mar 18, 2011 |
^hahaha O bidoro ofuma mana o biaziri jiri okwu Ndorondoro ochichi mebie ihe nile. |
Re: Igbos come show your proverbs skills - (Part 2) by youngies(m): 11:51am On Mar 19, 2011 |
^^ And to think that na candidate ya kpuru afo n'ala na debate emere n'abali yesterday is very amusing |
Re: Igbos come show your proverbs skills - (Part 2) by ifyalways(f): 11:56am On Mar 19, 2011 |
Youngies kedu ebe i ga ebinye aka sef? Ebe ka i ga ebinye aka . . .ebe e sere umberrla Seriously,ebe ka Ndi Igbo kwu na election a? |
Re: Igbos come show your proverbs skills - (Part 2) by youngies(m): 12:00pm On Mar 19, 2011 |
Nne, aga m ebinye aka ebe esere EGO! |
Re: Igbos come show your proverbs skills - (Part 2) by ifyalways(f): 12:11pm On Mar 19, 2011 |
Hahahaha Ima Party logo ha bu either okuko or ike okuko then . . . A nam echeta na mgbe anyi na egu egwu a,ihe anyi na agukari bu . . ebe ka anyi ga ebinye aka . . ebe esere ike okuko. N'ime ihe nile putara nu,o nweghi Onye Igbo onu ruru na okwu . . .ndi no na egwu agwula Odeekwensu,Blackberry na Ribe-ego A nuru m na Mazi Chekariafom mere nke oma yesternight |
Re: Igbos come show your proverbs skills - (Part 2) by youngies(m): 3:32pm On Mar 19, 2011 |
^^Mazi Shekarau bu oji onu eri. The eloquent criminal mere nke oma |
Re: Igbos come show your proverbs skills - (Part 2) by Onlytruth(m): 6:47am On Mar 20, 2011 |
Ndi Igbo mma mma nu o! Igbo si na akpaa akpaa wee mefue nwa ohu, odighi awa n'afa. Some of the worst form of injustice can still happen with the full acquiescence (silence) of the oracle provided there is agreement amongst "stakeholder" perpetrators. ilu a abughi maka umu aka bikonu. Onye obula kwuba aka ya oto. (don't quote onlytruth ) |
Re: Igbos come show your proverbs skills - (Part 2) by youngies(m): 12:21pm On Mar 20, 2011 |
^^Nna m ilu gi kara aka! Mana ndi Igbo siri na onye nia obi oburu dike One who persevers surely will become a hero |
Re: Igbos come show your proverbs skills - (Part 2) by ifyalways(f): 12:31pm On Mar 20, 2011 |
Onlytruth:Gini ga eme ma mu,Ifeoma quote-ie gi?Biko ya mewew e mewe maka na e jiro m ujo too agboghobia.lol N'ezie okwu,ilu gi a bughi 'tooko". @Topic,onye kpochiri onwe ya na ulo na ayu ahuru na eri ihe o nyuru. |
Re: Igbos come show your proverbs skills - (Part 2) by youngies(m): 12:36pm On Mar 20, 2011 |
Ifeoma, I can only warn you ooo maka ilu Onlytruth Onye nenia, ohu n'anya Doubt and see Onlytruth bu oturukpokpo na atukpo nwa mbe anya |
Re: Igbos come show your proverbs skills - (Part 2) by Onlytruth(m): 7:50pm On Mar 20, 2011 |
Posted by: youngies
hehehe! far from it, which is why I placed a caveat on the ilu. |
Re: Igbos come show your proverbs skills - (Part 2) by Onlytruth(m): 7:58pm On Mar 20, 2011 |
Ihe eji adi dike abua aga n'okwu bu maka na nke onye chefuru, ibe ya echetara ya. The reason you should send skilled word-smiths in pairs to handle difficult negotiations is because each needs to remind the other of salient points. You need backed up negotiators. |
Re: Igbos come show your proverbs skills - (Part 2) by Onlytruth(m): 8:04pm On Mar 20, 2011 |
Igbo (nnewi) si na ihe eji maka ya eji osisi n'abo aga n'ogwe bu maka osuo oghaa n'adi na nsi. When going to poo in the bush, you need two toilet "tissues" (backup wiper) in case of the unpredictability of nsi Guys, always have a back up plan in place! |
Re: Igbos come show your proverbs skills - (Part 2) by ifyalways(f): 8:32pm On Mar 20, 2011 |
O dika Only truth si ulo nata nso nso a.Ilu ndi a o na atu a bughi maka umuaka.IMana i nodu ndi okenye nso i bido huwa ndi mmuo.lol. ilu gi kara aka,jide ka i ji. |
Re: Igbos come show your proverbs skills - (Part 2) by youngies(m): 10:31am On Mar 23, 2011 |
Ogini na eme ebea? Oku da ibube odika onyuru anyu When the fire is smothering, it appears to be quenched |
Re: Igbos come show your proverbs skills - (Part 2) by jackpot(f): 8:53am On Mar 24, 2011 |
Nwantakiri na agba suru gede, i na agba suru gede, ö putara na i maghi na suru gede bu egwu ndi mmuo? |
Re: Igbos come show your proverbs skills - (Part 2) by ifyalways(f): 2:34pm On Mar 24, 2011 |
jackpot:I di over cool Ngwere siri na o si n'elu da,legharia anya ma o nweghi onye si ya nwoke de-eme,o gaghi i napu ya i tu onwe ya Odogwu. When u achieve great feats(or something you personally assume to be one)don't wait for the world to acknowledge you(they might be too busy) start blowing ur trumpet,u have earned it |
Re: Igbos come show your proverbs skills - (Part 2) by Araboy(m): 11:50pm On Mar 24, 2011 |
Onye nti ike so ozu ala |
Re: Igbos come show your proverbs skills - (Part 2) by rubi(f): 2:57pm On Mar 29, 2011 |
Anu ma ekwughi n'egbu okenye ma anucha emeghi n' akpola nwata n'ike Igbo kwenu!!!!!!! |
Re: Igbos come show your proverbs skills - (Part 2) by youngies(m): 3:49pm On Mar 30, 2011 |
^rubi, anya gi? |
Re: Igbos come show your proverbs skills - (Part 2) by ifyalways(f): 4:37pm On Mar 30, 2011 |
^anya,imi na onu na ibe ya. Nwoke m kedu ije? Rubi,I dikwa nma? |
Re: Igbos come show your proverbs skills - (Part 2) by rubi(f): 7:23pm On Mar 31, 2011 |
Anam asi nwanyi mechilata ukwu ya ama m ebe osi eku ume Ify a nom ya ohere adighi ibia NL mgbedu m |
Re: Igbos come show your proverbs skills - (Part 2) by Afam4eva(m): 8:51pm On Mar 31, 2011 |
Aname kene ndi Igbo nile no na Nairaland. Unu cheta maka election nke na bia bia. |
(1) (2) (3) (4) (5) (6) (Reply)
Ogun Eyonu Awon Agba Todaju / El-Rufai Appoints Ahmed Nuhu Bamalli As Emir Of Zazzau / Ooni Ogunwusi Unveils Logo Of The Yoruba Cultural Carnival Worldwide
(Go Up)
Sections: politics (1) business autos (1) jobs (1) career education (1) romance computers phones travel sports fashion health religion celebs tv-movies music-radio literature webmasters programming techmarket Links: (1) (2) (3) (4) (5) (6) (7) (8) (9) (10) Nairaland - Copyright © 2005 - 2024 Oluwaseun Osewa. All rights reserved. See How To Advertise. 28 |