Welcome, Guest: Register On Nairaland / LOGIN! / Trending / Recent / NewStats: 3,198,974 members, 7,969,967 topics. Date: Tuesday, 08 October 2024 at 05:40 PM |
Nairaland Forum / Nairaland / General / Culture / Igbos come show your proverbs skills - (Part 2) (32016 Views)
Nigeria Pidgin Proverbs & Their Meanings / Yorubás come show your proverbs skills / Igbos come show your proverbs skills (2) (3) (4)
(1) (2) (3) (4) (5) (6) (Reply) (Go Down)
Re: Igbos come show your proverbs skills - (Part 2) by ifyalways(f): 8:12pm On May 18, 2011 |
Agadi nwanyi da ada ugboro abuo,nke ato,O guo ihe o bu na ukpo onu. Once bitten,twice shy. |
Re: Igbos come show your proverbs skills - (Part 2) by agabaI23(m): 11:36pm On May 18, 2011 |
. . . . . . |
Re: Igbos come show your proverbs skills - (Part 2) by ifyalways(f): 7:37am On May 19, 2011 |
^Aggy mi,O ginikwa?lol Honorable Faketan Ify.Haha.Olekwa nke bu kpom kpom kpom,o nwere na acho gi okwu ka m ga re-arrange-ia face mmadu now? Olenu Otele nshi?Tosh kwanu? @Topic,Ukwa ruo oge ya,O daa. At the fullness of time/at God's own time,what is meant to be, wud be. Agbako aka nyuo amiri,o gba ufufu(my own personal version bu:a gbako aka nyuo amiri,ala e nwuru oku)lol There is strenght in unity. |
Re: Igbos come show your proverbs skills - (Part 2) by Nobody: 5:08pm On May 19, 2011 |
ifyalways: Lol . . . Ify gi na 'Aggy' gi a sef! Ana'm elozo this section of NL too much. Okwa i na aju'm ese Omo Ibo. i di sure na obu ro gi ka'm ga na aju? Adi ghi afukwa ya anya na obodo NL a! O di kwa egwu! @ Topic I juta isi nkita, i were agba ya meee gini? Translation: If you find out a secret, what will you do with it |
Re: Igbos come show your proverbs skills - (Part 2) by Nobody: 9:26am On May 20, 2011 |
Mbge onye ji teete bu ututu ya Literal Translation: Whenever a man wakes up is his own morning. Meaning: Your beginning starts whenever you are ready . . . It's a personal race! Uzo di nma, anyi jee ya ozo! Literal Translation: If the road is good, we will take it again. Meaning: If I like what I see, I'll definitely come back. Ebe nwata na ebe akwa atu aka, nne ya anoro ya, nna ya ga no ya! Literal Translation: When a child is crying and pointing, if his mother is not close by, his father must be! Meaning: I'm not too sure . . . |
Re: Igbos come show your proverbs skills - (Part 2) by agabaI23(m): 11:39am On May 20, 2011 |
Anaghi eji ogologo amu amaja agadi nwanyi. Toshi olee gi now? |
Re: Igbos come show your proverbs skills - (Part 2) by Nobody: 1:10pm On May 20, 2011 |
agabaI23: Did you make that up |
Re: Igbos come show your proverbs skills - (Part 2) by agabaI23(m): 1:41pm On May 20, 2011 |
Ujujoan:Ilu ndi igbo |
Re: Igbos come show your proverbs skills - (Part 2) by agabaI23(m): 2:36pm On May 20, 2011 |
Onye huru nwanyi di ime juo ya ma o raala amu mbu? |
Re: Igbos come show your proverbs skills - (Part 2) by Nobody: 4:12pm On May 20, 2011 |
agabaI23: I never hear that one before oh! agabaI23: Lol . . . Na only this kain one you go know. |
Re: Igbos come show your proverbs skills - (Part 2) by agabaI23(m): 4:34pm On May 20, 2011 |
Ujujoan:Ofeke a na-amakwanu mgbe ekere nku ukwa? Ogologo abughi na nwa m etoola Ujujoan: Okuko rapu kwom O were gini zuo umu ya? |
Re: Igbos come show your proverbs skills - (Part 2) by ifyalways(f): 6:05pm On May 20, 2011 |
@Uju,Omo-ibo kporo m izu uka gara aga from "Calabar"! A nuru m na a certain female nlder gakwara Calabar last week.Ka m hapu ikwu more. . .lol @Topic,Ana agwo ibi,O na eto afo. F00ls mistake a wise man's silence for sTuPidity. |
Re: Igbos come show your proverbs skills - (Part 2) by agabaI23(m): 6:09pm On May 20, 2011 |
Asiri gbaka ute, ohie n'ala |
Re: Igbos come show your proverbs skills - (Part 2) by Dede1(m): 1:32pm On May 21, 2011 |
Mba na eji eze ari elu amarala osisi na eluilu. Ana egbu oji (okosisi) isi na ekweke. Mgbabo uzo na eri aja Amu guzoro ya dika oga akwa oji (Okosisi) Anaghi eji ututu ama njo ahia Ofeke anaghi ahu igwe Ana aso nwanyi otule ukwu a anya owu ya ga anara onwe ya. |
Re: Igbos come show your proverbs skills - (Part 2) by agabaI23(m): 1:54pm On May 21, 2011 |
Dede1:, Itozugo |
Re: Igbos come show your proverbs skills - (Part 2) by Dede1(m): 9:55pm On May 21, 2011 |
agabaI23: Nwanna asim ka mkpoturu gi |
Re: Igbos come show your proverbs skills - (Part 2) by agabaI23(m): 10:00pm On May 21, 2011 |
O di mma onowu. O na-abu ezuo ka aha eri udele atotue ngiga. Makana obu oke no n'ulo gwara nke no n'ohia na'azu di na ngiga Ndewo |
Re: Igbos come show your proverbs skills - (Part 2) by rubi(f): 6:33pm On May 27, 2011 |
Mgbe ara okpo ko abughi mgbe o na aru afo When you are sick is not really when it started. It has been piled up for decade in ones body It could be translated in different ways Igbo kwenu!!!!!!!!!!!! weekend oma |
Re: Igbos come show your proverbs skills - (Part 2) by ifyalways(f): 12:22pm On May 28, 2011 |
Rubi,ndeewo.Weekend oma to you too @Topic,Onye na amaghi ebe mmiri bidoro mawa ya e nweghiike ikowa/ikota ebe o ga akwusi You can only solve a problem when u have identified the root cause,dealing with symptoms alone heals no one. |
Re: Igbos come show your proverbs skills - (Part 2) by Ngodigha: 12:38pm On May 28, 2011 |
Ana egbunyere ikpu mma (knife), nke egbunyere ya okpoola. |
Re: Igbos come show your proverbs skills - (Part 2) by ifyalways(f): 11:01am On May 29, 2011 |
^Biko I nwere ike i kowa ilu a,o doghim anya |
Re: Igbos come show your proverbs skills - (Part 2) by Ngodigha: 11:28am On May 29, 2011 |
^^^Ikpu--vigina. Igbunyere ikpu mma--to partition vigina. It means that there is no need to partition the vigina because it is partitioned already and the partition is not healed or stitched up (okpoola?). |
Re: Igbos come show your proverbs skills - (Part 2) by ifyalways(f): 11:37am On May 29, 2011 |
^Dalu mana ya bu ilu digwa egwu na atu egwu. @Topic,Igbo si na ajughi aju eri na ebute arighi aria anwu. Ozokwa,onye ajuju a naghi efu uzo. When in doubt or not sure,ask! |
Re: Igbos come show your proverbs skills - (Part 2) by kasiem(m): 8:14pm On Jun 02, 2011 |
Amu etoka aputaghi na oga atuwa nwanyi ime. Amu fu otu oga aranwu o kelie. Onye gworo onye ara cheta igwo ntamu. Mbe nwanyi ike ikwu na amara afufu chukwu tinyere ya bu mgbe oso dara n'ime afia. Ana ele agadi nwanyi anya n'onu odika ojighi ya taa nsusu. |
Re: Igbos come show your proverbs skills - (Part 2) by dempeople(m): 4:36am On Jun 04, 2011 |
Isi na isi ra ira bu n'onu mana mmadu ka ibe ya. |
Re: Igbos come show your proverbs skills - (Part 2) by ifyalways(f): 7:09pm On Jun 04, 2011 |
^I si na owu gini na eme gi? @Topic,Onye ngbo/egbe gburu nna ya na e ji osi ite eme okpu. Once bitten twice shy |
Re: Igbos come show your proverbs skills - (Part 2) by kasiem(m): 7:54pm On Jun 04, 2011 |
Ife ojoo gbaa afo oburu omenala, nwata onye ara gburu nna ya ejighi anya ahu onye mechanic. Okuko anaghi echefu onye foro odu na udummiri. |
Re: Igbos come show your proverbs skills - (Part 2) by jackpot(f): 7:43pm On Jun 06, 2011 |
Anyuo nsi, akapighi ya onu, o buru otoro |
Re: Igbos come show your proverbs skills - (Part 2) by ifyalways(f): 1:17pm On Jun 08, 2011 |
Oke soro ngwere daba na mmiri,o ko oke,o gaghi ako ngwere. |
Re: Igbos come show your proverbs skills - (Part 2) by agabaI23(m): 3:09pm On Jun 09, 2011 |
ifyalways:Asi.Okoo ngwere o gaghi ako oke |
Re: Igbos come show your proverbs skills - (Part 2) by ifyalways(f): 3:26pm On Jun 09, 2011 |
^Dalu. |
Re: Igbos come show your proverbs skills - (Part 2) by jackpot(f): 5:18am On Jun 10, 2011 |
Onye atuoro ilu, kowara ya, malu na ego eji luo nne ya lara ya n'iyi. |
(1) (2) (3) (4) (5) (6) (Reply)
Ooni Of Ife Visits Alake Of Egbaland (Photos) / Wuraola Ogunwusi Looks Gorgeous In New Photos / Bristow Helo Crashed Because Govt Doesn't Appease Sea Goddess – Oba
(Go Up)
Sections: politics (1) business autos (1) jobs (1) career education (1) romance computers phones travel sports fashion health religion celebs tv-movies music-radio literature webmasters programming techmarket Links: (1) (2) (3) (4) (5) (6) (7) (8) (9) (10) Nairaland - Copyright © 2005 - 2024 Oluwaseun Osewa. All rights reserved. See How To Advertise. 26 |