Welcome, Guest: Register On Nairaland / LOGIN! / Trending / Recent / NewStats: 3,199,916 members, 7,973,142 topics. Date: Saturday, 12 October 2024 at 09:45 AM |
Nairaland Forum / Nairaland / General / Culture / Igbo Kwenu! kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/Lady (125561 Views)
15 Reasons You Should Be Proud To Be A Nigerian(pics) / Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady / Igbo Kwenu ! Kwenu Kwezo Nu ! Join Us If You Proud To Be An Igbo Guy/lady (2) (3) (4)
(1) (2) (3) ... (30) (31) (32) (33) (34) (35) (36) ... (100) (Go Down)
Re: Igbo Kwenu! kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/Lady by ifyalways(f): 9:06pm On Apr 28, 2009 |
unu lekwa akaraoku o nwere onye akamu ya juru eju(full,rich and thick) ma dikwa oku(hot) ? https://www.nairaland.com/nigeria?action=profile;u=301674 umu asa nokwa hia ka m ga kpota ya,u guys better behave |
Re: Igbo Kwenu! kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/Lady by romeo(m): 9:13pm On Apr 28, 2009 |
ifyalways: hahahhaha pres-elect over to you |
Re: Igbo Kwenu! kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/Lady by Ikomi(m): 9:19pm On Apr 28, 2009 |
ifyalways: Iha awukwagi a joke. Ebelebe nke Igba, gbam gbam gbam gbakiri gba. |
Re: Igbo Kwenu! kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/Lady by ifyalways(f): 9:20pm On Apr 28, 2009 |
lol o na abukwa joke or not,i hope u guys noticed the $ after her name? better akara na dollars kill am |
Re: Igbo Kwenu! kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/Lady by romeo(m): 9:21pm On Apr 28, 2009 |
onwere onye amaghi ka akaraoku si ato uto? Chaiiii Toshmann ebe ka i noo? |
Re: Igbo Kwenu! kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/Lady by Ikomi(m): 9:23pm On Apr 28, 2009 |
ifyalways:Ejim pounds, ona alike pounds? |
Re: Igbo Kwenu! kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/Lady by ifyalways(f): 9:25pm On Apr 28, 2009 |
. . . .Nwa na ata akara na ata ego nne ya i just loff this very akara.O nwere onye obi kara i ta akara? ujo abiala bois since they noticed the price of the akara Ochi egbugom hia. @Romy,ole ihe i na akpo ndi ozo aha?o na i naghi ata akara?since when ka i kwusiri? @Ikomi,its possible |
Re: Igbo Kwenu! kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/Lady by romeo(m): 9:26pm On Apr 28, 2009 |
ifyalways: hahaha ohh chi m |
Re: Igbo Kwenu! kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/Lady by romeo(m): 9:29pm On Apr 28, 2009 |
ifyalways: Ify enwere m nwanyi na eghe akara 24/7 n'ulo m |
Re: Igbo Kwenu! kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/Lady by ifyalways(f): 9:34pm On Apr 28, 2009 |
romeo:o di nma.so i na ata akara ubochi dum? Guys dat have been living on dry pap,unu lekwa akara oku ! ! ! |
Re: Igbo Kwenu! kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/Lady by romeo(m): 9:42pm On Apr 28, 2009 |
ifyalways: Ify abu m nwa ota akara |
Re: Igbo Kwenu! kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/Lady by Ikomi(m): 9:50pm On Apr 28, 2009 |
romeo: Romeo akara anaghi agughi, but akara puta ga agbaaa, akara puta gaa agbaaa. Romeo nyouu kpa onwe gi e'nyoooo. |
Re: Igbo Kwenu! kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/Lady by grafikdon: 9:52pm On Apr 28, 2009 |
romeo: Yes ooooo. . . Grafikdon the Okongwu Imi anwuru 1 of Awka, alias Anu ana agba egbe ona acho mkpo utaba. . . |
Re: Igbo Kwenu! kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/Lady by romeo(m): 10:05pm On Apr 28, 2009 |
Ikomi: Ikomi kedu ebe m dere na anaghi m ata akara? Ikomism na edemede igbo hmmmm!! Akara Oku di n'ulo m grafikdon: Iji onu iji eri ji na ede kpo m umuazu |
Re: Igbo Kwenu! kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/Lady by ifyalways(f): 11:04pm On Apr 28, 2009 |
akara goin,going,gone Ka chi foo nu,umu nnem. |
Re: Igbo Kwenu! kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/Lady by agabaI23(m): 12:11am On Apr 29, 2009 |
Akaraoku di obi oma. Obughikwa nani obi mmiri ara. Onwere one girl o choro inye oru from nairaland. The girl/boy kulawa bandi azu mgbe o si ya weta CV. Akara oke na-aru na multi-national company. Obughikwa akara oku so so na onu. maka ndi na-egba ike piri piri Onokwa executive level appointment , norokwa biz school. Akara di obi oma, elewe the obi sef ma o bu ukwu, egbue ewu |
Re: Igbo Kwenu! kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/Lady by sosisi(f): 2:11am On Apr 29, 2009 |
ikomi stop stalking me. I'm a married woman. |
Re: Igbo Kwenu! kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/Lady by agabaI23(m): 2:13am On Apr 29, 2009 |
Married women love attention too Ha laa ha jee gwa di ha na ha ka dikwa marketable |
Re: Igbo Kwenu! kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/Lady by preselect(m): 3:01am On Apr 29, 2009 |
hmmn, osisi ofe egusi gi representiri ooo ebelebe igba |
Re: Igbo Kwenu! kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/Lady by grafikdon: 3:13am On Apr 29, 2009 |
@Pres-elect, onye gwara gi na Nwandolina ma esi ofe egwusi? Nwandolina bu original Nwa Mommy. . . |
Re: Igbo Kwenu! kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/Lady by grafikdon: 3:17am On Apr 29, 2009 |
romeo: Imaghi na mgbe mbidoro tibe okolobia na ika no n'ime afo agba tikotiko. . . Ewezuga na a nam akpu afu onu mgbe nine, imaghi na oga eto ogoglogo karia nke agafu ewu mkpi ahu a na akpo Bin Laden. |
Re: Igbo Kwenu! kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/Lady by preselect(m): 3:44am On Apr 29, 2009 |
grafikdon ofe egwusi ahu na ado akpiri kara aka . . . . o choochi. osisi wu nwa moomi echekwa m na osisi aluola di? olee otu nwanyi no na di si awu nwa moomi? and were ahu onu gi tee romanus isi-okpo. omaghi onye toro ya |
Re: Igbo Kwenu! kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/Lady by sosisi(f): 4:26am On Apr 29, 2009 |
[flash=425,400] https://www.youtube.com/watch?v=FVhrIfaPKxw&hl=en&fs=1"><[/flash] |
Re: Igbo Kwenu! kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/Lady by sosisi(f): 4:33am On Apr 29, 2009 |
[flash=425,400] https://www.youtube.com/watch?v=3aKgKHmZ9WI&hl=en&fs=1"><[/flash] |
Re: Igbo Kwenu! kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/Lady by sosisi(f): 4:36am On Apr 29, 2009 |
[flash=425,400] https://www.youtube.com/watch?v=k0keJiZ44OY&hl=en&fs=1"><[/flash] |
Re: Igbo Kwenu! kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/Lady by sosisi(f): 5:09am On Apr 29, 2009 |
@ grafikdon I am an mgbeke o,I no be nwa mommy like that BTW,I watched your "mark of Uru" on youtube with my daughter and she loved it. Jisie ike o Chukwu gozie aka olu gi,Amen! |
Re: Igbo Kwenu! kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/Lady by Ikomi(m): 10:52am On Apr 29, 2009 |
@Osisi Stop playing songs on this thread, Osisi stop playing songs on this thread, what kind of back door romance are you trying to lure me into? Ehhhhnnnnn Osisi? @Romeo Akwa ihuna otu Agaba, Presido na grafikdon si na asu Igbo, ya di uto na nti, ihe ina eme hia wu ide Igbo one-one. Wokem aga meheregi class Igbo. @Ifyalways Owu gi wu akaraoku? Look anaghim alike nmadi ime turn turn. Ona ebum isi |
Re: Igbo Kwenu! kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/Lady by agabaI23(m): 11:00am On Apr 29, 2009 |
abeg oyibo a na-asu ebea na-akpasuzi m iwe. A gam agbaghara nwando maka ihi anniversary. Happy anniversary. I gwakwala anyi udi egwu kuru mgbe unu huru onwe unu Biko gbakwaa mbo ka I gwa anyi etu osi hu panti gi nke mbu Ka owee daliquatia |
Re: Igbo Kwenu! kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/Lady by presido1: 11:32am On Apr 29, 2009 |
Biko gbakwaa mbo ka I gwa anyi etu osi hu panti gi nke mbuHahahaha mgbe ahu osisi anaghi enyi panti, ihe ona enyi wu doros nwa Ogidi owu inaghi asu igbo? mee ka anyi mara maka onye nkuzi Igbo no ebe a. Osisi i'ga ezi kwe anyi anuvasiry gi? dosa kwara anyi jalof rice nga oburu ibu maka Darfur wu onye aguru, obu aguru na akpa na akpaghari na underground stationi . |
Re: Igbo Kwenu! kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/Lady by agabaI23(m): 11:34am On Apr 29, 2009 |
presido1: presido Oteela gi na osisi. So imechara osisi tupu o luo di ya? Otego gi na ihe |
Re: Igbo Kwenu! kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/Lady by presido1: 11:41am On Apr 29, 2009 |
Agaba owukwa soso ofu oge, esi anyi gara nku ebe isi gate na akuku ibeku. . |
Re: Igbo Kwenu! kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/Lady by agabaI23(m): 12:12pm On Apr 29, 2009 |
Ok unu ji igu nkwu mere bed. Ibuola ite mmiri na ite mmai mara nke ka di aro |
(1) (2) (3) ... (30) (31) (32) (33) (34) (35) (36) ... (100)
Igbo Architecture | Ụlọ omé n'Ìgbò / Ethiopia-the Birth Of Nations-the Origin Of The Green, Yellow And Red Flag! / The Art And Architecture Of Yorubaland!
(Go Up)
Sections: politics (1) business autos (1) jobs (1) career education (1) romance computers phones travel sports fashion health religion celebs tv-movies music-radio literature webmasters programming techmarket Links: (1) (2) (3) (4) (5) (6) (7) (8) (9) (10) Nairaland - Copyright © 2005 - 2024 Oluwaseun Osewa. All rights reserved. See How To Advertise. 37 |