Welcome, Guest: Register On Nairaland / LOGIN! / Trending / Recent / New
Stats: 3,191,865 members, 7,945,762 topics. Date: Wednesday, 11 September 2024 at 06:00 AM

Igbo Names & Their Meanings - Culture (18) - Nairaland

Nairaland Forum / Nairaland / General / Culture / Igbo Names & Their Meanings (477255 Views)

Nigeria Pidgin Proverbs & Their Meanings / Traditional Yoruba Names And Their Meanings / Nigerian Pidgin English And Their Meanings (2) (3) (4)

(1) (2) (3) ... (15) (16) (17) (18) (19) (20) (21) ... (27) (Reply) (Go Down)

Re: Igbo Names & Their Meanings by ifyalways(f): 5:54pm On Feb 02, 2011
Odunnu:

Eeei! Igbu gò the boy! Choi,choi,choi! Nke a tòòrom ochi nke ukwu u(mkpi awusa indeed).
Ha ejiri anya ahu nwanyi mara mma.
Any way, kam hapuru gi DK maka na achoburu m e consider ya. Kam choro nwoke ozo.
Kedi onye e ga a recommend nimme Sagamite, Tkb, Elrazur na Jaybee? (lol) Ha niile etinyego akwukwo na echezi 'shortlisting' na 'interview'
Dayo bu ike okuko  cheesy
Biko ike Nwa Shagamu ahu a dighim.bobo ahu di nkwado ogu 24/7,O naghi aria ahu,o tue gi aha  . . ."r3tard na m0r0n"  cheesy
Kama udi mmadu ya na erubere nwanyi isi.uwa bu gamble,obi ka gi try and see.
N'obi kem Tkb na onu Razor kacha nma.
Jaybee,lol,ekwekwala ka nwanyi onye ocha ona na di acho di ahu no na romance sec. nweta gi.O ga adobi gi abuo maka Jaybee.
cheesy
Re: Igbo Names & Their Meanings by Odunnu: 7:24pm On Feb 02, 2011
Ify, í gbu go m na ochi! Choi, í na akoro m akuko na ato m ka sugar. Nneoma, í di too much!
Sagamite na enye m nsopuru, mu na ya abuo luo di na nwunye, onweghi nwoke ozo ga acho m okwu na obodo NL.
Tkb na Elrazur bu na ni ball di ha mma. Jaybee na nwanyi Akata ahu? Ò ma n menata! Karia ogaeme, ka'ayi dorie akwa -lol
Re: Igbo Names & Their Meanings by ifyalways(f): 10:10am On Feb 03, 2011
lmao
Nwa Shagamu a dighi kwa ka onye ga aluchitere nwanyi ogu,udi mmadu ya sef ga akwanye gi na ogu jiri nwanyo miri isi ya.
O buru na Ichoghi Tokumbo na enu Razor,nwe obere ndidi,Ujujoan rahu ura ka m zupitere gi Omo Ibo na aka ya,I chokwara Omo Ibo ?
Tupu anyi a gawa far,I makwa agba okoso na elu akwa undecided I makwa asu akpu na i si ofe?
. . . . cheesy
Re: Igbo Names & Their Meanings by Odunnu: 5:09pm On Feb 03, 2011
Oburu na Uju na Omo-Ibo di na nma, biko ya bu nwoke burum anu ajuru aju! Uju bu ezigbo nwanyi.Wont take her man from her.
Kedi ka isi fu Debosky, Doyin13 na Eldee?
Lol, we've turned ths thread to a gossip arena- too bad if the language is alien to you
Re: Igbo Names & Their Meanings by ifyalways(f): 5:50pm On Feb 03, 2011
Hahaha. . . ebe a wuzi eke onuwa,asiri joint.Onye iwe were ya were isi ya kuwa okwute/nkume.
Uju na Omo ibo na akwado ime enyi since 1800 ,amaghi m ihe ji nkita onwu  undecided
Biko Doyin ji nwanyi,misus Doyin so na ndi isi NLD,i mee piam,o ban-ua I.P mu na gi from nld forever  cheesy
Eldee wukwa akwuna.O kwugo times without number na o nweghi ike ino with otu nwanyi nani,O di gi ka i nwere ike i gbanwe ya?
Deboskiiiiiiiiiii,a likeri m akpa ya na bank account dat boi  cheesy A nuru m na o na aru na British Petroleum .Infact a choro m i muru ya nwa nwanyi o ga alu,wepu anya gi dia.hoha.
Uche gi adighi na Corky Joe ?  tongue
Re: Igbo Names & Their Meanings by Odunnu: 6:04pm On Feb 03, 2011
Doyin ò na eji nwanyi o ka na achughari m? Kai! É na ekwu na nwanyi Doyin bu oke nwanyi Magareth tacha? Ike ogu nwoke adighi m.
Hmm, nke bu Eldee bu omaricha nwoke ma n'eziokwu ihe nkea e gwara m emebiala obi m na ebe ono -lol.
Hmm, debosky! O na dim ka obu mu soro ya tupu o kote nwanyi ozo!
Re: Igbo Names & Their Meanings by Odunnu: 6:06pm On Feb 03, 2011
Doyin ò na eji nwanyi o ka na achughari m? Kai! É na ekwu na nwanyi Doyin bu oke nwanyi Magareth tacha? Ike ogu nwoke adighi m.
Hmm, nke bu Eldee bu omaricha nwoke ma n'eziokwu ihe nkea e gwara m emebiala obi m na ebe ono -lol.
Hmm, debosky! O na dim ka obu mu soro ya tupu o kote nwanyi ozo!
Mr Cork bu onye egwuregwu ma buru kwa di googles.
Re: Igbo Names & Their Meanings by ifyalways(f): 6:13pm On Feb 03, 2011
Nwunye Doyin ka Maggie Tacha n'ike okpukpu na ike(Otele).O bu ezigbo nwada and enyi ha abuo na aga nke oma,withstood the test of time therefore . . .make dem carry go. kiss
Ehen,e chetaram mmadu abuo ugbua;4Play and Davidylan cheesy
4play na a-like ndi obi ha gbagotere,manchester till he dies wink
Davidylan,nwanne m i ga ebu bible na isi,di ocha plus a whole lot of ndidi.
LOL,Odunnu . . . achigbu gom onwe m na ochi,make i no come enter pre-matue labour.
Re: Igbo Names & Their Meanings by denzel2009: 6:18pm On Feb 03, 2011
ke maka gi nwanem onyekem ndoro doro chi. wink
Re: Igbo Names & Their Meanings by ifyalways(f): 6:23pm On Feb 03, 2011
denzel2009:

ke maka gi nwanem onyekem ndoro doro chi. wink
Ebe kwanu ka isi daputa?Biko puoro mu na Odunnu na uzo ka i di interested na Odunnu? grin
Re: Igbo Names & Their Meanings by denzel2009: 6:25pm On Feb 03, 2011
ifyalways:

Ebe kwanu ka isi daputa?Biko puoro mu na Odunnu na uzo ka i di interested na Odunnu? grin

Bi ko nu onfemanu izu ma mere
Re: Igbo Names & Their Meanings by Odunnu: 6:42pm On Feb 03, 2011
Ke di onye bukwa Denzel nkea? Ebe ka osi daputa? Nne, obu asusu anyi ka ó na asu? Tapia ru m ihe ó na ako biko.
4play bukwa onye?a maghi m ya.
Dafidi bu oke madu, ike nwoke ahu adighim
Re: Igbo Names & Their Meanings by Nobody: 9:52am On Feb 04, 2011
ifyalways:

Hahaha. . . ebe a wuzi eke onuwa,asiri joint.Onye iwe were ya were isi ya kuwa okwute/nkume.
Uju na Omo ibo na akwado ime enyi since 1800 ,amaghi m ihe ji nkita onwu  undecided
Biko Doyin ji nwanyi,misus Doyin so na ndi isi NLD,i mee piam,o ban-ua I.P mu na gi from nld forever  cheesy
Eldee wukwa akwuna.O kwugo times without number na o nweghi ike ino with otu nwanyi nani,O di gi ka i nwere ike i gbanwe ya?
Deboskiiiiiiiiiii,a likeri m akpa ya na bank account dat boi  cheesy A nuru m na o na aru na British Petroleum .Infact a choro m i muru ya nwa nwanyi o ga alu,wepu anya gi dia.hoha.
Uche gi adighi na Corky Joe ?  tongue

ROTFLMAO  grin  grin  grin

Bia umu nwanyi a (Ify na Odunnu)  . . okwa ori ka unu no n' ako ebe a? Ka umu nwoke a nweta kwa unu!

Ify odikwa ka e bu expert na umu nwoke no na NLD. Ne go du ka isi a tusa fa na otu na otu!  cheesy  cheesy
Re: Igbo Names & Their Meanings by Odunnu: 12:18pm On Feb 04, 2011
Lol!
Uju biko ana m acho nwoke. Gwam eziokwu, í ka choro Omo-ibo?
Re: Igbo Names & Their Meanings by Nobody: 12:52pm On Feb 04, 2011
lol cheesy cheesy cheesy

Nwa nne'm nwanyi biko gaa na iru. Obu ru na ichoro ya, ekwela ka'm nno chiere gi n'uzo! cool cool

Mana akpo kwa na'm afa ma Timi jide gi oh! wink cheesy cheesy
Re: Igbo Names & Their Meanings by Odunnu: 1:04pm On Feb 04, 2011
Bia Uju, onye bukwa Timi? I bukwa amosu nwanyi Uju.
Re: Igbo Names & Their Meanings by Odunnu: 1:06pm On Feb 04, 2011
Bia Uju, onye bukwa Timi? I bukwa amosu nwanyi Uju.
Re: Igbo Names & Their Meanings by Nobody: 1:19pm On Feb 04, 2011
É ma na abu'm onye orí embarassed embarassed embarassed

ò na akwukwo í na edobe na NLD a ka'm si fu afa di gi! embarassed cheesy cheesy

Arinze Chukwu ooo, ò ife anyi na ayo chineke ka ome zuoro anyi! cool cool cool

ehen since imara go na'm na gu ya cheesy, ka'm juo gi . . . kee ka mummy gi mere undecided
Re: Igbo Names & Their Meanings by Odunnu: 1:40pm On Feb 04, 2011
Chei Uju! É gbu go m! Jaybee sokwa na enyo akwukwo m ahu. Chei!
Nsogbu adiro, onwero ajo ndu m na ebi and i'm always open.
Mommie m kwu chim, aru di ya. Onye aru na adiro bu Mama, ya MIL m. She's also just been diagnosed of liver failure. Anyi no n'ekpere,hoping she'l be fine soon.
Thnx for asking,hope you'l join in praying for her too
Re: Igbo Names & Their Meanings by Odunnu: 1:41pm On Feb 04, 2011
Kedu Ify be'anyi?
Otete be ura tata?
Re: Igbo Names & Their Meanings by jaybee3(m): 1:41pm On Feb 04, 2011
hehehehheehe
Oya make una translate kedu kedu kedu
Re: Igbo Names & Their Meanings by Nobody: 1:58pm On Feb 04, 2011
Odunnu:

Chei Uju! É gbu go m! Jaybee sokwa na enyo akwukwo m ahu. Chei!
Nsogbu adiro, onwero ajo ndu m na ebi and i'm always open.
Mommie m kwu chim, aru di ya. Onye aru na adiro bu Mama, ya MIL m. She's also just been diagnosed of liver failure. Anyi no n'ekpere,hoping she'l be fine soon.
Thnx for asking,hope you'l join in praying for her too

Okay . . na wa oh . . liver failure abu ro kwa obele ife!

Mana Chineke bu eze . . oga adi ya nmma na aha Jesus!

Odunnu:

Kedu Ify be'anyi?
Otete be ura tata?

adi ru'm sure . . . oteta, oga bia za present ebe a! cheesy cheesy
Re: Igbo Names & Their Meanings by jaybee3(m): 2:00pm On Feb 04, 2011
Okies ujujuan please do me the honour and help inteprete utterances relating to jay bee grin grin grin
How u been though suga?
been a while
u just fashied ur broda ehn
Re: Igbo Names & Their Meanings by denzel2009: 2:01pm On Feb 04, 2011
adi nwoku oche mara mma,cenepa se kinni, o mma cenepa panadol.
Re: Igbo Names & Their Meanings by Nobody: 2:15pm On Feb 04, 2011
jay bee:

Okies ujujuan please do me the honour and help inteprete utterances relating to jay bee grin grin grin
How u been though suga?
been a while
u just fashied your broda ehn

JB honey don't mind us jare! We are just analysing how cool you are . . . nothing much! wink wink cheesy

You no say i no fashi you na . . . kiss kiss
Re: Igbo Names & Their Meanings by jaybee3(m): 2:16pm On Feb 04, 2011
we need a serious catch up hun
Re: Igbo Names & Their Meanings by Nobody: 2:32pm On Feb 04, 2011
I know hon wink wink
Re: Igbo Names & Their Meanings by Odunnu: 2:36pm On Feb 04, 2011
Ujujoan:

Okay . .  na wa oh . .  liver failure abu ro kwa obele ife!

Mana Chineke bu eze . .  oga adi ya nmma na aha Jesus!

adi ru'm sure  . . .  oteta, oga bia za present ebe a!  cheesy  cheesy
I hope so.
jay bee:

hehehehheehe
Oya make una translate kedu kedu kedu
how much you go pay for the translation?
Re: Igbo Names & Their Meanings by ifyalways(f): 2:42pm On Feb 04, 2011
Odunnu:

Kedu Ify be'anyi?
Otete be ura tata?
Ano m ya.
Ime na eme m ntakiri ntakiri,o dighi atom ochi at all. sad

odunnu obu Tokumbo na azazi Timi  undecided I ga emewakwa boiz obi,Dayo esp a gaghi e ditekwa ya,o ga akwu udo. sad
Nke a Jaybee biara ebe a,na oge na adighi anya,shadow ya,nwanyi akata ga ebute onwe ya ebe,O nwakwanu anwa bia koo rubbish ebe a nkita ga anara ya okpa!
Ujujoan:

lol  cheesy  cheesy  cheesy

Nwa nne'm nwanyi biko gaa na iru. Obu ru na ichoro ya, ekwela ka'm nno chiere gi n'uzo!  cool  cool

Mana akpo kwa na'm afa ma Timi jide gi oh!  wink  cheesy  cheesy
Haaa.After mbo nile m gbara,after all the prayer and fasting I choro I hapu Omo Ibo?
Uju kwuo eziokwu,o na o meghi gi impress na elu akwa?
Odunnu,congratulobiiiiiiiiiiiiiiiiiiiiiiiiiiiiiiiiiiiiia  kiss  kiss  kiss
Re: Igbo Names & Their Meanings by Odunnu: 3:09pm On Feb 04, 2011
Biko, onye akwukwana udo maka Odunnu!
Timi aburokwa Tkb. Tkb bu enyim na obodo NL ma Timi aburo onye obodo NL.
Amaro m ka Jaybee si dabata ebea.
Ify, i di ime? Chukwu na ra otuto. Obu nwa mbu gi? Chei, biko were ya na nwayo, chukwu ga emezu nkwaya n'ebe i no- amen.
Maka omo -Ibo, Uju, zaaa ajuju Ify juru gi biko
Re: Igbo Names & Their Meanings by Nobody: 3:17pm On Feb 04, 2011
ifyalways:

Ano m ya.
Ime na eme m ntakiri ntakiri,o dighi atom ochi at all. sad

odunnu obu Tokumbo na azazi Timi  undecided I ga emewakwa boiz obi,Dayo esp a gaghi e ditekwa ya,o ga akwu udo. sad
Nke a Jaybee biara ebe a,na oge na adighi anya,shadow ya,nwanyi akata ga ebute onwe ya ebe,O nwakwanu anwa bia koo rubbish ebe a nkita ga anara ya okpa!

E wooooo . ,  nne ndo oo? Oga adi si mma!  cool  cool

Haaa.After mbo nile m gbara,after all the prayer and fasting I choro I hapu Omo Ibo?
Uju kwuo eziokwu,o na o meghi gi [b]impress na elu akwa[/b]?
Odunnu,congratulobiiiiiiiiiiiiiiiiiiiiiiiiiiiiiiiiiiiiia  kiss  kiss  kiss

ROTFLMAO   grin  grin

Ify tufiaka gi! ne go du odi ife e na ekwu?  embarassed  embarassed

Adi'm a hapu ya oh maka na onwe ro oge anyi ji na eme enyi before!  cheesy  cheesy
Re: Igbo Names & Their Meanings by ifyalways(f): 3:17pm On Feb 04, 2011
lol
Odunnu,ime nke abuo,nwa nke ato.O nwere ike i bu last one sef  undecided
M ga amu very soon,echi ma o bu nwanne echi.
Timi,Onye Ijaw ma o bu Okirika?Ndi ahu ma eleta nwanyi anya nke oma.
Dayo bu akwuna na ike okukuo,na ezi okwu o gaghi akwu udo n'ihi na akwuna e nweghi customer or base.  cheesy

(1) (2) (3) ... (15) (16) (17) (18) (19) (20) (21) ... (27) (Reply)

Igbo Kwenu ! Kwenu Kwezo Nu ! Join Us If You Proud To Be An Igbo Guy/lady / Nairaland Official Igbo, Hausa and Yoruba Dictionary / Lists Of Yoruba Names And Their English Meaning.

(Go Up)

Sections: politics (1) business autos (1) jobs (1) career education (1) romance computers phones travel sports fashion health
religion celebs tv-movies music-radio literature webmasters programming techmarket

Links: (1) (2) (3) (4) (5) (6) (7) (8) (9) (10)

Nairaland - Copyright © 2005 - 2024 Oluwaseun Osewa. All rights reserved. See How To Advertise. 43
Disclaimer: Every Nairaland member is solely responsible for anything that he/she posts or uploads on Nairaland.