Welcome, Guest: Register On Nairaland / LOGIN! / Trending / Recent / New
Stats: 3,199,828 members, 7,972,961 topics. Date: Saturday, 12 October 2024 at 12:17 AM

Igbo Kwenu ! Kwenu Kwezo Nu ! Join Us If You Proud To Be An Igbo Guy/lady - Culture (452) - Nairaland

Nairaland Forum / Nairaland / General / Culture / Igbo Kwenu ! Kwenu Kwezo Nu ! Join Us If You Proud To Be An Igbo Guy/lady (487655 Views)

Why Are You Proud To Be Nigerian? / Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady / Igbo Kwenu! kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/Lady (2) (3) (4)

(1) (2) (3) ... (449) (450) (451) (452) (453) (454) (455) ... (579) (Reply) (Go Down)

Re: Igbo Kwenu ! Kwenu Kwezo Nu ! Join Us If You Proud To Be An Igbo Guy/lady by romeo(m): 2:19pm On Mar 01, 2008
NaJa HaJe:

hhhhhhhmmmmmmmmm

onye ebe ka i bu? okwa ka m jukwa!!!
Re: Igbo Kwenu ! Kwenu Kwezo Nu ! Join Us If You Proud To Be An Igbo Guy/lady by NaJaHaJe(f): 2:55pm On Mar 01, 2008
romeo:

onye ebe ka i bu? okwa ka m jukwa!!!

onye delta kam bu. igbo unu asu sike, ya me nji si hhhhhhhmmmmmm.

Igbo anyi di ichi che.
Re: Igbo Kwenu ! Kwenu Kwezo Nu ! Join Us If You Proud To Be An Igbo Guy/lady by oziomatv(m): 3:26pm On Mar 01, 2008
Ibu onye igbo or ibu onye delta ibo?
Re: Igbo Kwenu ! Kwenu Kwezo Nu ! Join Us If You Proud To Be An Igbo Guy/lady by NaJaHaJe(f): 3:43pm On Mar 01, 2008
delta ibo grin grin grin grin u?
Re: Igbo Kwenu ! Kwenu Kwezo Nu ! Join Us If You Proud To Be An Igbo Guy/lady by oziomatv(m): 4:08pm On Mar 01, 2008
Nwa afor biafra
Re: Igbo Kwenu ! Kwenu Kwezo Nu ! Join Us If You Proud To Be An Igbo Guy/lady by romeo(m): 7:05pm On Mar 01, 2008
NaJa HaJe:

onye delta kam bu. igbo unu asu sike, ya me nji si hhhhhhhmmmmmm.

Igbo anyi di ichi che.

Biko i bu onye igbo complete!! kiss
Re: Igbo Kwenu ! Kwenu Kwezo Nu ! Join Us If You Proud To Be An Igbo Guy/lady by ifyalways(f): 7:27pm On Mar 01, 2008
igbo bu igbo nmanma nu.
GC babie,ihe Ikomi actiga bu imakwa ndi anyi bu cheesy,nuffin more !
Uncle Ikomi,dika GC kwuru,ga nojuooo odu buko.all these macha na nwughari no dey frighten onye o bula again oooo.girls nwere moral now. grin
Oziomatv i si na o bughi gi bu 3viso?am still nyola d name.very soon,m ga amata ihe di iche na eke(snake) na eke(gizzard).olekwanu otu i mere?i jidela nwa ofe nmanu ahu i chuga na oku na oku kemgbe? cheesy goooduluki tongue
Romyyyyy my rove kiss ole ije?deeje dede m.
Papa pres,i biaghi sabbath taa,ole ihe merenu?ada onye isi nchu aja anyi na acho gi . . . undecided
Toshie . . . . .eri ago cry cry cry
Darfurrrrrrrrrrrrrrr,lekwa ndi philistines na abia cheesy ole otu iri?
Kashiff,youngies,echelon weekend oma nu kiss
Faky m and nke m alone kiss kiss kiss
o nwere ebe m gara tata.na nke ndi igbo.d nwoke nyere m okuko m gbuo were sitere ya nri.umunne m m sicha kwa d nri,rie ma own rikwa d eke okuko tongue i like am 3 much.nna d bobo alota kusuwe m ooooo,front and back.so, o nwere ndi ka nwere believe na eke okuko bu maka nwoke/eldest of the house e mere m ihe ojoo,umu nne m? embarassed
Re: Igbo Kwenu ! Kwenu Kwezo Nu ! Join Us If You Proud To Be An Igbo Guy/lady by presido1: 8:05pm On Mar 01, 2008
ifyalways:

o nwere ebe m gara tata.na nke ndi igbo.d nwoke nyere m okuko m gbuo were sitere ya nri.umunne m m sicha kwa d nri,rie ma own rikwa d eke okuko tongue i like am 3 much.nna d bobo alota kusuwe m ooooo,front and back.so, o nwere ndi ka nwere believe na eke okuko bu maka nwoke/eldest of the house e mere m ihe ojoo,umu nne m? embarassed
DO IN ROME AS THE ROMANS DO. U DEY FOR EM HOUSE lipsrsealed lipsrsealed
Re: Igbo Kwenu ! Kwenu Kwezo Nu ! Join Us If You Proud To Be An Igbo Guy/lady by ifyalways(f): 8:23pm On Mar 01, 2008
presido1:

DO IN ROME AS THE ROMANS DO. You DEY FOR EM HOUSE lipsrsealed lipsrsealed
putakwanu gini ?
m tacha afufu mecha ugbene okuko bia siera ya nri,m bia hapuru ya eke okuko?nke gini jiri mee?i no dey him house,ha bu umunne m,my uncle.o na akowa na o dighi nma for nwanyi ita eke okuko.hmmmmmn i like eke okuko ooooh,unless na o bughi m gburu okuko ma o bu sie ya,then i might not touch it,if not,its straight down my akpiri d eke goes  cool.mana cherekwa o na o dighi nma? mmadu amaghi ibe ezi ya now  wink
ole maka ndi nke anyi na that side?missed you plenty  kiss
Re: Igbo Kwenu ! Kwenu Kwezo Nu ! Join Us If You Proud To Be An Igbo Guy/lady by presido1: 9:02pm On Mar 01, 2008
Odika iwu ojemba na eme ihe ala na asonso grin grin
Re: Igbo Kwenu ! Kwenu Kwezo Nu ! Join Us If You Proud To Be An Igbo Guy/lady by ifyalways(f): 9:16pm On Mar 01, 2008
biko gawa joo.  cheesy
you are just complicating things.
ojemba ewe ilo gini ka o putara sef 

ihe m ji ekwukwa now bu ka some people matakwa na oge ooooooh
ejighikwam eke okuko egwu egwu.its for ME   cheesy

pres lets dance to chukwu n'ihi na obu ide ji uwa niile eke okuko included too

https://www.youtube.com/watch?v=i7kHS-CKr0o
Re: Igbo Kwenu ! Kwenu Kwezo Nu ! Join Us If You Proud To Be An Igbo Guy/lady by presido1: 9:37pm On Mar 01, 2008
the egwu di nice
but vomit the eke okuko b4 you go to bed tonite otherwise ura agaghi atu gi na abalia and abali echi.
Re: Igbo Kwenu ! Kwenu Kwezo Nu ! Join Us If You Proud To Be An Igbo Guy/lady by ifyalways(f): 9:46pm On Mar 01, 2008
. . .vomit am where?  cheesy
that must be mike Ejeagha,akuko na egwu. ihe m riri,e riela m ya.no regrets whatsoever 
        heheheheeeeeeeeeeeeeeeeee Faky,see me see eke okuko. cheesy
Re: Igbo Kwenu ! Kwenu Kwezo Nu ! Join Us If You Proud To Be An Igbo Guy/lady by presido1: 9:57pm On Mar 01, 2008
ok dikwa ready maka ura aga na anya grin grin grin
asi ekwu anughi na egbu nwata mana ahu ekwughi na egbu okenye. tongue
Re: Igbo Kwenu ! Kwenu Kwezo Nu ! Join Us If You Proud To Be An Igbo Guy/lady by ifyalways(f): 10:06pm On Mar 01, 2008
dalu for ikwu nu Okenye cheesy
Okenye ikwu ihe ana ajughi ya mere onye ?
hapu okwu buko,Fake bu ura na onwe ya,one touch and o gazula m ahu niile.
infact,i kpala m aka nga ojoo now,a gawala m oooooo straight to aka Fake
ka chi foo kiss
Re: Igbo Kwenu ! Kwenu Kwezo Nu ! Join Us If You Proud To Be An Igbo Guy/lady by ifyalways(f): 10:37pm On Mar 01, 2008
pres i ka noo ya.  cheesy
soro m gere egwu.o nwere thread ebe ana ado ndorondoro agba m akwukwo choochi na nke omenala.o mere m cheta Osadebe(blessed memory).ndi mmadu amaghi ihe ekwe na ako ooooo.i can't miss egwu ogene na nkwa.imagine,all these nkwa,mmai ngwo,one pretty ada igbo,oji,beads,ure. . . . . .hmmmn simply out of this world.  tongue


https://www.youtube.com/watch?v=sIPDp48bZEA

tosh gee nti ofuma to d line si ejezina ebezina !
Re: Igbo Kwenu ! Kwenu Kwezo Nu ! Join Us If You Proud To Be An Igbo Guy/lady by Ikomi(m): 11:49pm On Mar 01, 2008
ifyalways:

biko gawa joo. cheesy
you are just complicating things.
ojemba ewe ilo gini ka o putara sef

ihe m ji ekwukwa now bu ka some people matakwa na oge ooooooh
ejighikwam eke okuko egwu egwu.its for ME cheesy

pres lets dance to chukwu n'ihi na obu ide ji uwa niile eke okuko included too

https://www.youtube.com/watch?v=i7kHS-CKr0o

Ifyalways Igbo gi na da ka Igbo ndi Burkinabe, sometimes I find it hard to understand.

Iwu cousin Romeo? His from that side too.

Nkpa nka ahu atoka. Thats a good way to wake Fake up by 2am. Say "Fake bilie nihe eji amara dike eruwooo" cheesy
Re: Igbo Kwenu ! Kwenu Kwezo Nu ! Join Us If You Proud To Be An Igbo Guy/lady by Ikomi(m): 1:08am On Mar 02, 2008
I hereby dedicate these songs to Mothers, mothers to be and there hussys or potential hussys.

Pres iga alukwa nwayi?  undecided Anurum na Ada onye isi nchu aja na acho gi. Now your in deep shit cheesy


https://www.youtube.com/watch?v=uteBX4_wxXk

One Love - One Song - Give thanks and Praise to the Lord.

GC inaaaa agu kwa nkwa?  undecided


https://www.youtube.com/watch?v=Y3f9_PGRc1o&feature=related

Fake Inaaaaa aga kwa Uka?  undecided


https://www.youtube.com/watch?v=UXK0PU2ba9A

Onwere onye huru BabyO, oji gi mu ugwo because she can't pay anyway. Owu ka'm si ya lekoteee ejima ejima yaa.  cheesy
Re: Igbo Kwenu ! Kwenu Kwezo Nu ! Join Us If You Proud To Be An Igbo Guy/lady by presido1: 5:44pm On Mar 02, 2008
Ikomi:

Pres iga alukwa nwayi? undecided Anurum na Ada onye isi nchu aja na acho gi. Now your in deep shit cheesy
Ikomi my broda umu nwanyi adi kwaghi easy olulu dis time, o'kwa ify nchoro ilu si na nga ebute lexus jeep, trailer load of osikapa, pick-up load of akwa jorji, broda kedu ebe ihuru odika ego eji azu ihe ndia. Am concidering echi father as i dey write soo. Biko nu nye num idea or ebe umunyi di chip,otherwise aloo m onye ocha grin grin grin no nkwu nwanyi, no akwa jorji just tuba ya ime ga na registry okwu agwu.

ikomi egwu bob marley na echetere m ego nna eto okorobia,oge nna eji jumbo rap emere atu ututu,
Re: Igbo Kwenu ! Kwenu Kwezo Nu ! Join Us If You Proud To Be An Igbo Guy/lady by Ikomi(m): 6:42pm On Mar 02, 2008
presido1:

Ikomi my brother umu nwanyi adi kwaghi easy olulu this time, o'kwa ify nchoro ilu si na nga ebute lexus jeep, trailer load of osikapa, pick-up load of akwa jorji, brother kedu ebe ihuru odika ego eji azu ihe ndia. Am concidering echi father as i dey write soo. Biko nu nye num idea or ebe umunyi di chip,otherwise aloo m onye ocha grin grin grin no nkwu nwanyi, no akwa jorji just tuba ya ime ga na registry okwu agwu.

The essence of marriage is to bring happiness and joy why make it a high mountain to climb. Odim ka okakwanu umu Igbo anyi njo. Ha choro heaven and earth.

Look Press luo onye ocha jare, na ata ndu gi mara. Leave Ify. Ma ohu gi Lexus Jeep the older she gets her demand goes high, before u know it she would start demanding for a yacht, ma ohu gi yacht and she keeps getting older, then she would want Air Force One, ma ohu gi Air Force One, the unfortunate thing is that time does not stop. She will fianlly settle for Fakes Wheel Barrow. Nga si nam gbara gi.

Big up Pres. cheesy
Re: Igbo Kwenu ! Kwenu Kwezo Nu ! Join Us If You Proud To Be An Igbo Guy/lady by ifyalways(f): 8:35pm On Mar 02, 2008
. . . .Ikomi egwu ndi a di uto.
chei,mummy m oooooh kiss kiss kiss kiss kiss nwanyi nwere ndidi,chukwu Gozie ma keep you.

fake nke nani m,ole ebe ino?i gasi na i hughi otu Ikomi na Pres si attack mu cry cry
a maghikwa m mgbe m kwuru na m choro jorgi na llexus jeep.mana cherekwa pres i choga nwanyi free?nuffin good comes easy now.heeehehhehehheheeheheeeeeeeeee unu hapu okwu,ezi nwanyi di uko and its priceless.ask fake cheesy
nne nne ezigbo nne m oma
nne nne ezigbo nne m oma
chukwu biko Gozie nne anyi nile,nye ha ogologo ndu na ahu ike

Ikomi wepu eye na igbo cheesy a nam asu igbo izugbe na olu mba at once.dividends of being born in osha,breed in owerri,dated in enugu,went for trial marriage in uzuakoli,married in abakalilki. cheesy
igbo bu igbo gudevening
Re: Igbo Kwenu ! Kwenu Kwezo Nu ! Join Us If You Proud To Be An Igbo Guy/lady by Ikomi(m): 8:43pm On Mar 02, 2008
ifyalways:

fake nke nani m,ole ebe ino?i gasi na i hughi otu Ikomi na Pres si attack mu cry cry
a maghikwa m mgbe m kwuru na m choro jorgi na llexus jeep.mana cherekwa pres i choga nwanyi free?nuffin good comes easy now.heeehehhehehheheeheheeeeeeeeee unu hapu okwu,ezi nwanyi di uko and its priceless.ask fake cheesy

Very true. Pres i choga nwanyi free? Come on ga azuta Lexus Jeep. You think I will support u 100%.  angry

Isi gi di ka isi umu nwanyi idi ocha.  cheesy. Can u imagine naya na gi ulu onye ocha.  angry

Infact Pres a kwasuo lam iwe. angry
Re: Igbo Kwenu ! Kwenu Kwezo Nu ! Join Us If You Proud To Be An Igbo Guy/lady by ifyalways(f): 8:55pm On Mar 02, 2008
Uncle Ikomi happy mothering sunday.
but egwuregewu lakwa azu,nwanyi adighikwa so expensive to marry again na ala igbo.most times,o na abu the young couple bu ihe na like to go to the extemes either maka na nke nwoke ji ego and wud want to impress his friends or just to show off.ugbu a na eziokwu,di di uko cheesy o nweghikwa nne na nna ga ahu nwoke huru nwa ha nwanyi na anya,ga enyeli ya nri,leta ya anya nke oma ga asi ya aluna ya cos of any long list from umunna.mba,gone are those dayz.

i always belief na ihe niile di anyi umu nwanyi na aka.ekele diri Chukwu for isi ike m na ndi muru m too.o buru sef na pres e nweghi ego mmai ma o bu oji sef,ya bia. cheesy as long as na o di serious,o ga eteta li na ura enye m di thing mgbe o bula m choro ya,nsogbu anoghi,am yours for free. tongue all in all ilu nwanyi is not as difficult as you guys make it look like biko.shoe niile nwere size,onye o bula na hang akpa ya ebe aka ga eru ya.

dika ana eme uka nne today,lets remember our aunts,friends and sisters na acho mkpuru nke afo.May God na obi ebere ya cheta ma gozie ha too.
Re: Igbo Kwenu ! Kwenu Kwezo Nu ! Join Us If You Proud To Be An Igbo Guy/lady by presido1: 8:57pm On Mar 02, 2008
ifyalways:

fake nke nani m,ole ebe ino?i gasi na i hughi otu Ikomi na Pres si attack mu cry cry
ikomi ibu nwoke ka ibu nwanyi grin grin grin
@Ify
after all said bianu ka anyi luwa zie nu, mgbe anyi muta ikomi na romanus anyi ala ulo ga gwa ndi nwe anyi na anyi buzi di na nwunye grin grin grin odikwa mma ote ahu.

Bia Ikomi ihe ina ede obu igbo ka obu di gini? odikwa egwu. tongue
Re: Igbo Kwenu ! Kwenu Kwezo Nu ! Join Us If You Proud To Be An Igbo Guy/lady by ifyalways(f): 9:14pm On Mar 02, 2008
presido1:

ikomi ibu nwoke ka ibu nwanyi grin grin grin
@Ify
after all said bianu ka anyi luwa zie nu, mgbe anyi muta ikomi na romanus anyi ala ulo ga gwa ndi nwe anyi na anyi buzi di na nwunye grin grin grin odikwa mma ote ahu.

Bia Ikomi ihe ina ede obu igbo ka obu di gini? odikwa egwu. tongue
Pres onye aruru ala ihe m dere bu otu with kpom na ala.otu as in one 1 buko,dont misquote me tongue

ala aruola eeeeeeeeeeeeeeeeeeeeeeeeeh pres choro ilu nwanyo credit grin cheesy grin cheesy grin tongue
o dikwa egwu na atu oyi grin
pres o bughi m mu na gi.ada a dighi nma ilu na credit buko,tryia ndi nwere otutu nwanyi,am d only nwanyi of my nne. meanwhile o buru na o dila gi otua,ibia anyi aga choro gi ndi agadi na mkpoto cheesy even na their family go pay you sef.grooms price cheesy
happy mothering sunday.i kpogwala nne gi na phone?
Re: Igbo Kwenu ! Kwenu Kwezo Nu ! Join Us If You Proud To Be An Igbo Guy/lady by Ikomi(m): 9:31pm On Mar 02, 2008
presido1:

ifyalways link=topic=19138.msg2015220#msg2015220 date=1204486524:

fake nke nani m,ole ebe ino?i gasi na i hughi otu Ikomi na Pres si attack mu cry cry
ikomi ibu nwoke ka ibu nwanyi grin grin grin


Pres isi na'm bu nwanyi, I don't have a problem with that.

Pres Igaaa alum?  angry  Now this is where there would be trouble if u say NO   cheesy
Re: Igbo Kwenu ! Kwenu Kwezo Nu ! Join Us If You Proud To Be An Igbo Guy/lady by faketan(m): 9:53pm On Mar 02, 2008
Na wa oo for jealousy for this world.

Presido umunwanyi ole ka Ichoro?

Nnenneigbo ka I natara wholesale

Biko hapu m na Ify ka anyi nuo mmiri togbo Iko

Ikomi sorry maka ichota ezinwanyi adighi ofele.
Re: Igbo Kwenu ! Kwenu Kwezo Nu ! Join Us If You Proud To Be An Igbo Guy/lady by ifyalways(f): 11:11pm On Mar 02, 2008
Ikomi:

ikomi ibu nwoke ka ibu nwanyi grin grin grin



Pres isi na'm bu nwanyi, I don't have a problem with that.

Pres Igaaa alum? angry Now this is where there would be trouble if u say NO cheesy

LMAO
pres ina emezi nwoke ibe gi? cheesy
radio nigeria,isi okwu akuko !
Ikomi weds pres tongue
Re: Igbo Kwenu ! Kwenu Kwezo Nu ! Join Us If You Proud To Be An Igbo Guy/lady by presido1: 12:55am On Mar 03, 2008
Bia ify ina ehi kwa ura? ooooooh ma oburu ugbo oloko na aga umuahia from sokoto
Re: Igbo Kwenu ! Kwenu Kwezo Nu ! Join Us If You Proud To Be An Igbo Guy/lady by ifyalways(f): 6:57pm On Mar 03, 2008
presido1:

Bia ify ina ehi kwa ura? ooooooh ma oburu ugbo oloko na aga umuahia from sokoto
. . . .osisa to ajuju gi cheesy :
ino online a putaghi na anom na ihu computer m,e nwere ike a nom eme ihe ozo.
gi na onwe gi ino na ala nro were mara na a nom online?so the question ga aga back to sender****pres i na ehikwa ura? tongue
nwanyi no honeymoon a naghi ehi ura.esp with fake by na akuku m,ihe m no na elu ya now bu kwoo on ! aluta jet,continuity 4 ever cheesy
mu na gi a no na d same time zone sef? cheesy lol

Pres d pres a na m ehikwa ura oooooo.ura na enye obara .you care,dalu kiss

igbo bu igbo ekele m
onwa March a wud be onwa anyi nile ga a march into our victory,march into udo na onu,ahu ike na nmeri,ngozi ihu na azu,ihe iriba ama na nmeri.
Jehovah bu eze. cool
Re: Igbo Kwenu ! Kwenu Kwezo Nu ! Join Us If You Proud To Be An Igbo Guy/lady by presido1: 8:57pm On Mar 03, 2008
ifyalways:

. . . .osisa to ajuju gi cheesy :
ino online a putaghi na anom na ihu computer m,e nwere ike a nom eme ihe ozo.
Gini ka ina eme by that time of the nite, ina eme ihe aruru ala grin grin grin ama agwa mpa gi tongue tongue
Re: Igbo Kwenu ! Kwenu Kwezo Nu ! Join Us If You Proud To Be An Igbo Guy/lady by ifyalways(f): 9:02pm On Mar 03, 2008
LMAO
o kwa ibidokwana ozo na abalia cheesy
mpa m ma na m bu ogiri isi na ukpaka kemgbe uwa so o bughi ihe ohuru joo.

Yes,e mum anya eme ihe ahu i kuziri m,you got any problems with dat now? cheesy

pres okwa ima na i gbabeghim VAL?i still chetara it ooooo

(1) (2) (3) ... (449) (450) (451) (452) (453) (454) (455) ... (579) (Reply)

Nairaland Official Igbo, Hausa and Yoruba Dictionary / Lists Of Yoruba Names And Their English Meaning. / ..

(Go Up)

Sections: politics (1) business autos (1) jobs (1) career education (1) romance computers phones travel sports fashion health
religion celebs tv-movies music-radio literature webmasters programming techmarket

Links: (1) (2) (3) (4) (5) (6) (7) (8) (9) (10)

Nairaland - Copyright © 2005 - 2024 Oluwaseun Osewa. All rights reserved. See How To Advertise. 58
Disclaimer: Every Nairaland member is solely responsible for anything that he/she posts or uploads on Nairaland.