Welcome, Guest: Register On Nairaland / LOGIN! / Trending / Recent / New
Stats: 3,184,722 members, 7,924,313 topics. Date: Sunday, 18 August 2024 at 09:36 AM

Igbo Kwenu ! Kwenu Kwezo Nu ! Join Us If You Proud To Be An Igbo Guy/lady - Culture (494) - Nairaland

Nairaland Forum / Nairaland / General / Culture / Igbo Kwenu ! Kwenu Kwezo Nu ! Join Us If You Proud To Be An Igbo Guy/lady (482741 Views)

Why Are You Proud To Be Nigerian? / Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady / Igbo Kwenu! kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/Lady (2) (3) (4)

(1) (2) (3) ... (491) (492) (493) (494) (495) (496) (497) ... (579) (Reply) (Go Down)

Re: Igbo Kwenu ! Kwenu Kwezo Nu ! Join Us If You Proud To Be An Igbo Guy/lady by otele(m): 4:58pm On Jul 22, 2008
youngies:

Kedu ihe otele na mmadu n'ile choga na panti gi. Biko gwam cheesy

i na aju ihe otele na acho na panty ify, grin

ebe faketan gara biri full time grin  note that faketan akwuola house rent somewhere now south-east london (beside darfurs junkyard hood)
faketan ahapu ulo ya, gbaba na panti ify grin , nuo "rum" na e-flow from panty ify, the rum e mee ya o-changia aha from faketan buruzia agaba grin grin

toshmann na aga ebe ahu9panty ify) for weekend resort . . to discuss official felimbombo affairs with fake

even sef felimbombo na abicha ebe ahu n'emkwa with fake. . n'ime panty ify o . .  grin

yet i na aju m ihe otele n'acho na panty ify angry

kedu ihe obama na acho na white house tongue  ihe ahu o na acho ebe ahu, ka otel, faketan, darfur, toshmann, echelon, romanus, echetara m echetaghi . . na acho na panty ify . . .

i choro i bata?
Re: Igbo Kwenu ! Kwenu Kwezo Nu ! Join Us If You Proud To Be An Igbo Guy/lady by presido1: 4:59pm On Jul 22, 2008
ifyalways:

Pres ura jim bad.
hapukwa agaba aka.hes a freeman from di fumes from ma pants  cheesy
Pres owu [b]I na C .ha abuo bu ndi Imo steeti.[/b]calculate well,i nwere ike i mata.
Pres biko echi
anyi ga enwe  kiss
I think owu muna darfur bu nani ndi imo stati no ebe a
buko gwa anyi darfur na acho ebe oga eri nke fuchaaa.
credit crunch na case felimbobo eme go ha choo ya ebe ahu ona aga acti giringory akabugu. grin grin grin
Re: Igbo Kwenu ! Kwenu Kwezo Nu ! Join Us If You Proud To Be An Igbo Guy/lady by otele(m): 4:59pm On Jul 22, 2008
ifyalways:

Pres ura jim bad.

hmmn, nke a ura na atu ify by 5.00pm he he he  . . .

eeeee . . .otele mgbeke grin
Re: Igbo Kwenu ! Kwenu Kwezo Nu ! Join Us If You Proud To Be An Igbo Guy/lady by nwakaibe(m): 5:00pm On Jul 22, 2008
Abu m onye Aro Uzo grin grin. one of the aro people settlements in Imo State.Aro mma mma nu grin. muo nu cheesy cheesy , zuo nu grin grin, rie nu smiley smiley. anyi ga di grin grin. ekele kwa m Eze Aro na nde okpa mkpo kiss kiss kiss(Eze Aro cabinet). Aro bu ndi bu uzo were fuo uzo n'ala igbo. Ugbua e wela otutu aro autonomous communities na imo state. Prof Green Nwankwo bu eze na ofu n'ime communties ewere ugbua. O bu eze nde Aro Amuro. Kama ofu Eze Aro ka enwere ndi ozo bu eze ogo that is kings of settlements. Ogo means place of sojourn or pathways.
Ify, i bu nwanne m nwanyi maka aro ulo na aro uzo bu olu( notice the aro dialect not the ofu).
Biko jisie ike. Aro ndi o ji george  aga mba, mma mma nu. ako bu ije! aro buru uzo chia uwa, okoni. aro chukwu, okeigbo. ya gazie cheesy wink
Re: Igbo Kwenu ! Kwenu Kwezo Nu ! Join Us If You Proud To Be An Igbo Guy/lady by echelon(m): 5:02pm On Jul 22, 2008
otele:


kedu ihe obama na acho na white house tongue  ihe ahu o na acho ebe ahu, ka otel, faketan, darfur, toshmann, echelon, romanus, echetara m echetaghi . . na acho na panty ify . . .

i choro i bata?

I dara ya! echelon anoghi ebe ahu oooo.  cool. You are on your own.
Re: Igbo Kwenu ! Kwenu Kwezo Nu ! Join Us If You Proud To Be An Igbo Guy/lady by echelon(m): 5:06pm On Jul 22, 2008
I ma na ndi aro amaka ihe kpatara ha ji e ziga ndi Ohafia ogu mgbe ochie. Ndi ohafia zuzuru na-alu  lipsrsealed
Re: Igbo Kwenu ! Kwenu Kwezo Nu ! Join Us If You Proud To Be An Igbo Guy/lady by presido1: 5:09pm On Jul 22, 2008
Bia otele hapu ify aka, una no dey take eye see fine chic?
Ify no mind the, eme chaa ka anyi nwee ebe anyi na enwe.
Re: Igbo Kwenu ! Kwenu Kwezo Nu ! Join Us If You Proud To Be An Igbo Guy/lady by youngies(m): 5:24pm On Jul 22, 2008
presido1:

Bia otele hapu ify aka, una no dey take eye see fine chic?
Ify no mind the, eme chaa ka anyi nwee ebe anyi na enwe.

O kwa na otu panty a ka unu ga enwe, hmmm. . . ike gwuru undecided
Re: Igbo Kwenu ! Kwenu Kwezo Nu ! Join Us If You Proud To Be An Igbo Guy/lady by youngies(m): 5:27pm On Jul 22, 2008
Unu mekata ihe a dobie eriri panty nwa ada, amarazie m ihe oga eji kpuchiezie oto ya
Re: Igbo Kwenu ! Kwenu Kwezo Nu ! Join Us If You Proud To Be An Igbo Guy/lady by otele(m): 5:40pm On Jul 22, 2008
youngies:

Unu mekata ihe a dobie eriri panty nwa ada, amarazie m ihe oga eji kpuchiezie oto ya

eriri ya wu synthetic . . onaghi adobi adobi grin
imara ihe nile emere n'elu ya bu eriri, igaghi ekwu ihe a ina ekwu ugbu a cheesy

and onye gwara gi na o di interested ikpuchi oto ya?
Re: Igbo Kwenu ! Kwenu Kwezo Nu ! Join Us If You Proud To Be An Igbo Guy/lady by Uche2nna(m): 5:56pm On Jul 22, 2008
Odikwa egwu oooooo  angry

@ Ify

Kedu nke bu na imaghi na mbu onye Igbo. Onwere Aboki ma obu onye ofe mmanu ihuru na aza Uche  shocked shocked shocked  Nwanyi takie time ooo  grin

@ LadyJ

Uche ejiri anya afu nwanyi abi?  angry Gbara ogwu gi nuo oooo  grin

Mgbe presido, romeo, Darfur na agadi ekwe nka Toshman na ekeri Nneneigbo, Ify na Felimbobo , U no talk ooooo. grin Na for Uche body u get mouth angry
Re: Igbo Kwenu ! Kwenu Kwezo Nu ! Join Us If You Proud To Be An Igbo Guy/lady by agaba123(m): 6:23pm On Jul 22, 2008
Uche2nna:

Odikwa egwu oooooo angry

@ Ify

Kedu nke bu na imaghi na mbu onye Igbo. Onwere Aboki ma obu onye ofe mmanu ihuru na aza Uche shocked shocked shocked Nwanyi takie time ooo grin

@ LadyJ

Uche ejiri anya afu nwanyi abi? angry Gbara ogwu gi nuo oooo grin

Mgbe presido, romeo, Darfur na agadi ekwe nka Toshman na ekeri Nneneigbo, Ify na Felimbobo , You no talk ooooo. grin Na for Uche body u get mouth angry

Ihe bu nsogbu bu na I naghi ekwete bu na I bu onye igbo. Ikwusie ike m weputara gi ihe kwuru ofu ubochi. Onye suoro gi Igbo, I mee ka I bu aboki
Re: Igbo Kwenu ! Kwenu Kwezo Nu ! Join Us If You Proud To Be An Igbo Guy/lady by romeo(m): 6:43pm On Jul 22, 2008
Bia Ifyalways cheesy cheesy, okwa fake gasia nuoru gi ogu nwoke i bia ebea na agbadoru ya nwanyi sad, let me see another person ga abia ebea suo oyibo si na o na ayo nwanyi mgbaghara grin grin

Presido so ifuru the manchester? the thing di triple much cheesy cheesy

Eji m akwukwo ugbo na aga Kiev ugbua n'aka m cheesy cheesy, Ibobabe see me see Ukraine grin grin


Ibobabe na note di serious, biko kedu kwanu contactable contact gi? wink
Re: Igbo Kwenu ! Kwenu Kwezo Nu ! Join Us If You Proud To Be An Igbo Guy/lady by monshege: 7:44pm On Jul 22, 2008
igbo mma mma nu ooo,


https://www.youtube.com/watch?v=yyCfbxxu510&feature=related

bikonu umunne m na umunnam, onwere onye ghotara ihe egwu a na akowa, unu mee ka m mara.

romero, afuru m na i ka na enye nsogbu ebe a.

ekele kelere m umu oma eji eje mba juru ebe a, m bido kpowa aha chi ga eji chi ga abo. ya gazie
Re: Igbo Kwenu ! Kwenu Kwezo Nu ! Join Us If You Proud To Be An Igbo Guy/lady by agaba123(m): 8:01pm On Jul 22, 2008
romeo asili agubabo gi . . . .
Re: Igbo Kwenu ! Kwenu Kwezo Nu ! Join Us If You Proud To Be An Igbo Guy/lady by Uche2nna(m): 8:28pm On Jul 22, 2008
Agaba nawa for U oooo shocked shocked shocked shocked

My ID bu Uche2nna. I cant get any more Igbotic than that grin

See how this people connive wan take my inheritance. shocked shocked Ara gbabuchakwa unu ebe afu grin


@ Agaba

What did I say somewhere? I am curious undecided
Re: Igbo Kwenu ! Kwenu Kwezo Nu ! Join Us If You Proud To Be An Igbo Guy/lady by romeo(m): 9:28pm On Jul 22, 2008
monshege:

igbo mma mma nu ooo,


https://www.youtube.com/watch?v=yyCfbxxu510&feature=related

bikonu umunne m na umunnam, onwere onye ghotara ihe egwu a na akowa, unu mee ka m mara.

romero, afuru m na i ka na enye nsogbu ebe a.

ekele kelere m umu oma eji eje mba juru ebe a, m bido kpowa aha chi ga eji chi ga abo. ya gazie


Ichie Monshege!! ezuo ka aha eri udene atoo nguga!!! welucome

Ibobabe izuru ka eme!! under 1 day ka ijiri chiputasia guys nile ID ha megoro expire na nairaland shocked shocked

Asiri na Ikomi choro ilu nwanyi mbosi saturday? hmmmmm!! Ify siri na afa nke nwoke bidoro na "I"



agaba123:

romeo asili agubabo gi . . . .

Nya ka i na eme nwanne wink Agaba edu!!!
As a grandpapa now!!!
Re: Igbo Kwenu ! Kwenu Kwezo Nu ! Join Us If You Proud To Be An Igbo Guy/lady by rampant(f): 9:32pm On Jul 22, 2008
Uche2nna:

Odikwa egwu oooooo  angry

@ Ify

Kedu nke bu na imaghi na mbu onye Igbo. Onwere Aboki ma obu onye ofe mmanu ihuru na aza Uche  shocked shocked shocked  Nwanyi takie time ooo  grin

@ LadyJ

Uche ejiri anya afu nwanyi abi?  angry Gbara ogwu gi nuo oooo  grin

Mgbe presido, romeo, Darfur na agadi ekwe nka Toshman na ekeri Nneneigbo, Ify na Felimbobo , You no talk ooooo.  grin Na for Uche body u get mouth  angry


grin grin grin
Re: Igbo Kwenu ! Kwenu Kwezo Nu ! Join Us If You Proud To Be An Igbo Guy/lady by Queenisha: 11:05pm On Jul 22, 2008
Ikomi o ka dikwa ndu ?
I hope na immigration e jide beghi the boy lipsrsealed
Re: Igbo Kwenu ! Kwenu Kwezo Nu ! Join Us If You Proud To Be An Igbo Guy/lady by presido1: 5:42am On Jul 23, 2008
Queenisha:

Ikomi o ka dikwa ndu ?
I hope na immigration e jide beghi the boy lipsrsealed
Immigration dey for heaven? Ikomi bi na eligwe for ur info.

monshege:

igbo mma mma nu ooo,


https://www.youtube.com/watch?v=yyCfbxxu510&feature=related

bikonu umunne m na umunnam, onwere onye ghotara ihe egwu a na akowa, unu mee ka m mara.

romero, afuru m na i ka na enye nsogbu ebe a.

ekele kelere m umu oma eji eje mba juru ebe a, m bido kpowa aha chi ga eji chi ga abo. ya gazie
Ndi nwuru anwu aputa go uwa ozo maka ibobabe.
Re: Igbo Kwenu ! Kwenu Kwezo Nu ! Join Us If You Proud To Be An Igbo Guy/lady by agaba123(m): 8:18am On Jul 23, 2008
presido1:

Immigration dey for heaven? Ikomi bi na eligwe for your info.
Ndi nwuru anwu aputa go uwa ozo maka ibobabe.

Presido

mu na gi kwu na nke a. I kwuru eziokwu. . , .Monsheeee
Re: Igbo Kwenu ! Kwenu Kwezo Nu ! Join Us If You Proud To Be An Igbo Guy/lady by ibobabe(f): 11:49am On Jul 23, 2008
for ndi na aguulum egwu ewwwwwwww

agaba
ezigbo mmadu shocked shocked
ina anwa

presido
yes daddy,i'll be good

onye kpoo mu manchester
ekwekwana kam gwa gi okwu,
Re: Igbo Kwenu ! Kwenu Kwezo Nu ! Join Us If You Proud To Be An Igbo Guy/lady by agaba123(m): 12:15pm On Jul 23, 2008
ibobabe:

for ndi na aguulum egwu ewwwwwwww

agaba
ezigbo mmadu shocked shocked
ina anwa


presido
yes daddy,i'll be good

onye kpoo mu manchester
ekwekwana kam gwa gi okwu,

Nne O kwa ka O dichaa mma. . . O tegokwa. . .
A chighi m iguru gi egwu awantilo. . . ma lekwa nke a were nke a

https://www.youtube.com/watch?v=vOR_jq9M53c

https://www.youtube.com/watch?v=sF84pIhP5UM
Re: Igbo Kwenu ! Kwenu Kwezo Nu ! Join Us If You Proud To Be An Igbo Guy/lady by ibobabe(f): 12:37pm On Jul 23, 2008
agaba,
unu na anwa
ee,abiarom ebea yesterday maka mna agu akwukwo maka exams,
odika ichoo kam daa??
oge mji abia for d extra lessons elubegokwa,go and polish ur teaching skills oo wink wink
Re: Igbo Kwenu ! Kwenu Kwezo Nu ! Join Us If You Proud To Be An Igbo Guy/lady by agaba123(m): 12:41pm On Jul 23, 2008
ibobabe:

agaba,
unu na anwa
ee,abiarom ebea yesterday maka mna agu akwukwo maka exams,
odika ichoo kam daa??
oge mji abia for d extra lessons elubegokwa,go and polish your teaching skills oo wink wink

O metukwara m n'obi na O di ka I na-aguwasi isi. . . O maka. Jisie O ga-adiri gi mma na aha Jisos
Nne my teaching skills di up to date. . . I gwa gi eziokwu. Nsogbu adiro chaa. buru bia

https://www.youtube.com/watch?v=vOR_jq9M53c wink wink cheesy
Re: Igbo Kwenu ! Kwenu Kwezo Nu ! Join Us If You Proud To Be An Igbo Guy/lady by ibobabe(f): 12:55pm On Jul 23, 2008
agaba123:

O metukwara m n'obi na O di ka I na-aguwasi isi. . . O maka. Jisie O ga-adiri gi mma na aha Jisos
Nne my teaching skills di up to date. . . I gwa gi eziokwu. Nsogbu adiro chaa. buru bia

https://www.youtube.com/watch?v=vOR_jq9M53c wink wink cheesy

daalu
onye amuma
egwu gia dikwa risky
kai!! uv proved dat dat list is real.
agaba,chaange!!! rapu umu nwanyi na iku egwu!!!
teacher grin
Re: Igbo Kwenu ! Kwenu Kwezo Nu ! Join Us If You Proud To Be An Igbo Guy/lady by agaba123(m): 12:58pm On Jul 23, 2008
ibobabe:

daalu
onye amuma
egwu gia dikwa risky
kai!! uv proved that that list is real.
agaba,chaange!!! rapu umu nwanyi na iku egwu!!!
teacher grin
[/quot]
Nne mbanu O kwa asi

Okwa m si ka jee Okija ka m prove my inocence. . .O nwere ebe ozo ka mma?
List ahu di far from the truth. . even you si na ndi asi na ha bu ezigbo mmadu bu green snake.
Abu m ezigbo ya for real. . .biagodi nso ka I were aka tule m. . .Ihe ihuru Ikwuoro Ohaneze. . .eeh nwanyioma smiley wink
Re: Igbo Kwenu ! Kwenu Kwezo Nu ! Join Us If You Proud To Be An Igbo Guy/lady by ibobabe(f): 1:10pm On Jul 23, 2008
mga ewelu afa gaa okija
onye aluluani,mu bia gi nso shocked shocked
anulam akuko gi
mga adi foolish not to take heed, grin grin
agaba nwa,na u biko!!!
Re: Igbo Kwenu ! Kwenu Kwezo Nu ! Join Us If You Proud To Be An Igbo Guy/lady by agaba123(m): 1:14pm On Jul 23, 2008
nne kedu udi akuko inuru?
Igukwara testimoni enyere maka m?
jee gukwa ihe ifyalways dere
Re: Igbo Kwenu ! Kwenu Kwezo Nu ! Join Us If You Proud To Be An Igbo Guy/lady by agaba123(m): 1:16pm On Jul 23, 2008
ifyalways:

ibobabe,nani agaba bu ezigbo mmadu ebea.tested and trusted cool ndi oso,esp Romanus,lol narakwa ha oso  cheesy
Jenny di gi hukwa ezigbo mmadu.nanai otu ihe m jiri likeia ya.
C  kiss

Lekwaa ya guru. Adighi m asi asi
Re: Igbo Kwenu ! Kwenu Kwezo Nu ! Join Us If You Proud To Be An Igbo Guy/lady by agaba123(m): 1:18pm On Jul 23, 2008
ifyalways:

lol
akamu !
Youngies i choro ya?
bikonu ma ga zuru ike jare.onye nwanyi na egbughi,  cheesy cheesy cheesy   lipsrsealed
umu igbo dalu nu.
ibobabe i mela were kulitekwa threadia ozo.dalu and be good.don't neglect or forget my ndumodu  wink


lekwaa ozo. Agba mbu otu n'ogwe, agbaa ibua otu n'ogwe, O na bu ogwe ka apiara aku?
Re: Igbo Kwenu ! Kwenu Kwezo Nu ! Join Us If You Proud To Be An Igbo Guy/lady by ibobabe(f): 1:34pm On Jul 23, 2008
im pretty sure na ify bu your second user name,lol
ezigbo mmadu my foot

rapusia ife ndi anwa
amam ife mna ekwu

kee maka umu nwunye gi?fa agbasigo oso?

wats d meaning of agaba?

(1) (2) (3) ... (491) (492) (493) (494) (495) (496) (497) ... (579) (Reply)

Nairaland Official Igbo, Hausa and Yoruba Dictionary / Lists Of Yoruba Names And Their English Meaning. / ..

(Go Up)

Sections: politics (1) business autos (1) jobs (1) career education (1) romance computers phones travel sports fashion health
religion celebs tv-movies music-radio literature webmasters programming techmarket

Links: (1) (2) (3) (4) (5) (6) (7) (8) (9) (10)

Nairaland - Copyright © 2005 - 2024 Oluwaseun Osewa. All rights reserved. See How To Advertise. 43
Disclaimer: Every Nairaland member is solely responsible for anything that he/she posts or uploads on Nairaland.